Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,153,528 members, 7,819,903 topics. Date: Tuesday, 07 May 2024 at 06:02 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292859 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (95) (96) (97) (98) (99) (100) (101) ... (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:48am On Dec 13, 2012 |
ifyalways: Tosh.Of all the Umu guys juru London o darfur ka ihuru. Last time m gara London darfur nu shool. Ya wu 5yrs ago. Taa darfur ka nukwa school. Gini ka oguga? Oguga cambridge everytime o n'epioghari na central London. We know how far. Lekwe otele, oji ya na njo, and otele ka do young. I doubt otele eruola 23yrs sef ahu ka di ya hot. Hapu darfur na Asa efere na central London. Nobody di surprised BabyO Kedukwanu ihe iji enye onweghi nsogbu na ihe mmadu dere maka gi? Owu inubeghi maka "jump am pass" ? Nwa mama anaghi ekwekwa iwe na ihe edere na nairalandi o . Edegodi na m wu Onye oshi.---odeshi Maria-G:Chai oge obula m huru ihe obula idere Obi emee m yori-yori Asampete m. My Choice |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:24am On Dec 13, 2012 |
Obim, kekwanu mgbe anyi ga aga shopping ekeresimesi? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 9:33am On Dec 13, 2012 |
babyosisi: I left NL for a little while but read as a guest and was shocked ihu Onye no na Igbo thread i e be ya bu anu ohia ji asiri ojoo na obi ojoo rere ure choro ime bi aha mAh-Ah, orubeghi otu ahu. Ufodu ihe a n'ekwu eba bu egwuregwu. I kwesighi i jiri ya kporo ihe m'obu buru ya n'obi. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 11:57am On Dec 13, 2012 |
Oh ...chaii, I have missed this thread oh!!!. School chori meshi e meshi. So mbo meshi a ga ma nye unu full attention. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:21pm On Dec 13, 2012 |
Maria-G:ebelebe igba! Tosh ga-aba voicemail ugbu a. Sho nke ping! Tosh don sign out be dat. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:25pm On Dec 13, 2012 |
adabeke12: Oh ...chaii, I have missed this thread oh!!!. School chori meshi e meshi. So mbo meshi a ga ma nye unu full attention.nwunye anyi. Biko hapu ndi aguru na owu ite juru na threadia eg Achi na Eze Promoe Nani otu onye deserve-ru your attention and aha ya bu Blackpikin. Give it to him. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 12:47pm On Dec 13, 2012 |
babyosisi: I left NL for a little while but read as a guest and was shocked ihu Onye no na Igbo thread i e be ya bu anu ohia ji asiri ojoo na obi ojoo rere ure choro ime bi aha m Baby Osis nnem,hapu asili umu uwa...we really missed you,sister..Olisa bi nigwe gozie gi na ezi na uno gi. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 12:49pm On Dec 13, 2012 |
Umu-Igbo, kedu nu ka eke si anya anwu ? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 12:56pm On Dec 13, 2012 |
babyosisi: Ah-ah...Baby O,keduzi ife melu nu ? Amakwa m na udo di....We love Achi4u....Udo. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by TableLeg(m): 12:57pm On Dec 13, 2012 |
Igbo Kwenu oooooooooo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 1:05pm On Dec 13, 2012 |
Table Leg : Nwanne,kedu ife n' eme na nkolo gi....Ayi ma na udo di...Obinigwe chebe gi. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by TableLeg(m): 1:06pm On Dec 13, 2012 |
NRI PRIEST: |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 1:08pm On Dec 13, 2012 |
Is it me or is there a tension,here ? There 're two lovely ladies that hasn't exchanged greetings....Biko,mmadu ebukwana iwe n' obi wee bia ebea...Olisa nye anyi udo. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 1:09pm On Dec 13, 2012 |
Table Leg : Kedu ife bu nsogbu gi ?? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 1:14pm On Dec 13, 2012 |
Table Leg :Onye abughi kwa onye Igbo o. Ngwa, uku tabulu, sie eba puo. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 1:20pm On Dec 13, 2012 |
ifyalways: nwunye anyi.Aya akpokwa nu nka gini O wu ekworo adabeke12: Asa kedu kwanu? How school? Egela Ify nti. Abum a good boy |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by duke4ever: 1:32pm On Dec 13, 2012 |
Ya gazie o!!! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 1:46pm On Dec 13, 2012 |
adabeke12: Oh ...chaii, I have missed this thread oh!!!. School chori meshi e meshi. So mbo meshi a ga ma nye unu full attention.Here is my wife! Anya gi? Kedu ihe ojoo m mere gi iji agbara m oso? O maka gi ka ahu ji ama m jijijijijijij Otele bia si na akwukwu ji m Chai!...i've suffered because of u...Adamara mma. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 2:03pm On Dec 13, 2012 |
ifyalways: nwunye anyi.Ify biko this time hapu ka onye obula gbaa wing ya,ekwuchitazirila blackpikini na game a...afterall ogbara oso na thread a maka oso m nyere ya |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 2:10pm On Dec 13, 2012 |
Eze p. biko ama m na anya na acha gi oku n'ebe umunwanyi nno,mme ebele wepu anya ebe Adabeke m nno. ya gazie |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 6:26pm On Dec 13, 2012 |
ifyalways: ebelebe igba! Ebelebe Igba! achi4u: Here is my wife!taa mechie onu, ikwuru ugwo ishi? Owughi nani otele si na akwukwu ji gi. Nke ahu wu general consensus @ toshman Ikpagharichaa m, Maria na eche gi maka Xmas shopping ikwere ya na nkwa. @maria Tosh mechaa gi aru this Xmas, ma ijighi ya chuo afo unto new yr resolution never to be his friend again. Ihe meziri gi next yr soso gi makwa. Mara na i join-uola list of umuagbogho tosh jiri mere ihe ochi |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 6:51pm On Dec 13, 2012 |
achi4u: Eze p. biko ama m na anya na acha gi oku n'ebe umunwanyi nno,mme ebele wepu anya ebe Adabeke m nno.Adabeke anabatabegh gi. So noro nwayo. For now, adibem interested but onye ma echi? Love bam anya echi, i ga-atam uta? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:06pm On Dec 13, 2012 |
Preselect, oginikwanu? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:16pm On Dec 13, 2012 |
NRI PRIEST: Thank you A ha pula m ya n'aka Chineke Ezigbo iwe were m but e coolu o la m down |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 7:20pm On Dec 13, 2012 |
Maria-G:Hewu!! Adamma kedu Owu kwa sincere ifunanya nwanne na nwanne m nwere ebe inu. Achoghi m ka tosh nwa mama Tiwaa gi Obi. Obi gi di precious. Ihe obula tosh metere na ekeresimesi a, ekwekwala iwe inugo. And somehow ataghi m tosh uta too much. Anuru m na mpa tosh churu pieces oge owu okorobia. So ihe mega tosh eshighi ya n'aka really |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:25pm On Dec 13, 2012 |
NRI PRIEST: Is it me or is there a tension,here ? There 're two lovely ladies that hasn't exchanged greetings....Biko,mmadu ebukwana iwe n' obi wee bia ebea...Olisa nye anyi udo. Hehehehehehe |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:28pm On Dec 13, 2012 |
@pres-elect na ndi otu ya odeshi! jump am pass. pres-elect:yes, nna m churu pieces, chuta nne m, a correct asa on her own nna gi wuru bricklayer chuta . . . . . . . . . next time ikporo nna m aha ebe a, m gwa ndi nile nu ebe a ihe gbasara . anyway, MariaTosh, gbachi ha nti, mu na gi ga ebi, n'udo, no shaking. okwa shopping, gwa ify na phone m ababeghi voicemail ka m bia hu Tosh-Jnr . . oyiri nna ya, waiting for ify and otele to produce Ify-jnr for my boy to start practicing. the earlier the better . . emee ngwa ngwa emeghara odachi asampete m, |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:40pm On Dec 13, 2012 |
Bia Tosh I nwere umu? Eziokwu? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 7:41pm On Dec 13, 2012 |
Oku na Mmiri Ogbaala life. Nwa mama. Ezeanochie nke ndi umumkpi Nwayokwa |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 7:43pm On Dec 13, 2012 |
babyosisi: Bia Tosh I nwere umu?Tosh oya bia Zaa ajuju voicemail |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:22pm On Dec 13, 2012 |
Hapunu Maria aka, O hotago onye di ya mma. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:52pm On Dec 13, 2012 |
agabaI23: Hapunu Maria aka, O hotago onye di ya mma.sorokwam huru udili ihe nke a bikokwanu |
(1) (2) (3) ... (95) (96) (97) (98) (99) (100) (101) ... (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 37 |