Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,194,159 members, 7,953,602 topics. Date: Thursday, 19 September 2024 at 08:20 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (301035 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (97) (98) (99) (100) (101) (102) (103) ... (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OkparaIgbo: 12:51am On Dec 17, 2012 |
Your one and only OkparaIgbo n'ekele umu Igbo niile Nwoke na Nwanyi. Ka Chukwu gozie anyi niile...Iseeee.!! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:21am On Dec 17, 2012 |
BabyO ndi a egbuola nwanne gi Nwoke o Somebody joro njo Mara m aka nti ugbua |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 7:25am On Dec 17, 2012 |
otele:adim sure. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 7:29am On Dec 17, 2012 |
achi4u: O mu ka Aba na amuru okpo,as if na mu enwero choice,beside babyosisi ka dikwa available & sound with other umu okpekes' ka na abia na threadia eehhh. awooooo kedi aham ne me eba oh? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 3:19pm On Dec 17, 2012 |
toshmann: umunne m lee, emeela m kidnapNoro ebe ahu ka the traffic on Maria di minimized |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:43am On Dec 18, 2012 |
Kpam Kpam kpkam. Elee ndi no nga a? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:23am On Dec 18, 2012 |
Alicho: Kpam Kpam kpkam.Bata bara batama uyo, uyo wu uyo ma'agi |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:42am On Dec 18, 2012 |
Toshman leee, ndi owu ji gi ahapula gi? Maria na her shopping dreams, ele ije? Achi na Eze Promoe, unu a huru tosh na acho I-colonise the newest okuko Igbo. @okparaigbo, alicho, ndewo nu. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:45pm On Dec 18, 2012 |
Toshman ji style choo ime dodge shopping okwere Maria na nkwa bia mee claim kidnapping ka Maria hapu iju ya ajuju shopping toshmann: toshmann:Tosh echefuola na o claim-uru kidnaping bia here chowa new catch sharp sharp. Maria lewekwa ihe meganu. Hapu nwa umumkpi a, lekwa otele Nwoke Oma choro gi bad I ka wu number 1 na list m |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 4:41pm On Dec 18, 2012 |
Alicho: Kpam Kpam kpkam.afia ozo agba a! u are highly wellucome nne kedu ka m na gi ga esi enwe na dis dieing minute? i don even lovu u self. thank u my sweet |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 10:47pm On Dec 18, 2012 |
Alicho: Kpam Kpam kpkam.hehehei! Ofe ozo o. No more ofe egusi kwa ubochi. Ah-ah, eritu ofe egusi e rie ogbono, o daputa e rikwanu ofe onugbu, in other words ifem n'ekwu bu byebye to Ify/Maria monopoly. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:17am On Dec 19, 2012 |
Achi na Eze P, unu ga-ano na nmiri ncha eju unu anya. Tosh ga akporo Nwa Ada a n'anya unu live. Igbo bu igbo, onye o bula lezie anya n'onwa. Ma ndi ga agba ugbo elu, nmiri na ala, ka obasi bi n'elu chebe anyi nile. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:41am On Dec 19, 2012 |
ifyalways: Achi na Eze P, unu ga-ano na nmiri ncha eju unu anya.Ify P, how far? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:02pm On Dec 19, 2012 |
bia, umuafrika, odi ka unu achoghi i bia gbaputa nwa mama n'aka ndi mere ya kidnap okwaya? anyway, ka gurugodi egwu m maka somebody fly me to the moon and let me play among the stars let me see what spring is like at jupiter and mars in other words hold my hands in other words, darling kiss me fill my heart with songs and let me sing forever more you are all i long for all i worship and adore in other words pls be true in otherwords I LOVE YOU |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 2:06am On Dec 20, 2012 |
Ikporokotom,ikpomkpom...kpakorokpa,ojalikpoto,achukurege...ukwu nwa baby....Flavour bu ashawo di na nwoke! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:53am On Dec 20, 2012 |
Unu nobe nga a kemgbe onweghi onye unu gwara Eze Promoe: akpo ke nini? achi4u: afia ozo agba a! Ahu o dikwa onye ke? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:50am On Dec 20, 2012 |
Alicho:Iberibe. Owu ihe Ana akpo ya. Don't mind Eze P Odika iwu Onye owerri?
Mba, achi wu a confirmed epilepsy patient. Akwukwu ji ya. Meanwhile, ndewo, Ada mmadu Toshmann . |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 6:27am On Dec 20, 2012 |
Eze P. lekwa na afia aku o! echekwa m na aku adagoro awo? Torch,oburo akwukwu ji m,my love is over flowing and runing over neither shall i want in this agbako Torch agam enye gi 15million ka ndi kidnappers ji gi hapu gi mana iga esepu aka na ebe maria nno.I ga ekwe anyi nkwa na ima chizikwa nwanyi ebe a ozo.You gat to swear with ihe iji buru nwoke. babyosisi amarozikwa m way gi? ka lovukwara m? Maria aka ji onye obu gi na ya...so ekeresimesi a ga enwekwa K.leg Otele nwere okwu ebe Alicho nno?marakwa na igba aka nwanyi here Pres_elect na Ify enjoy this hamathan Odumchi eze anyi....idi OK Umuigbo ubochi oma o! Onwero onye aga acho acho here na afo nke na abia. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 5:42pm On Dec 20, 2012 |
Alicho: Unu nobe nga a kemgbe onweghi onye unu gwaraEbe ka i gburum final. So i wu onye Owere? Ole kpa i ri, Adamma! Singing Ada Owere le e Ada Owere le iye Ada Owere le e Ada Owere le Obi mu na to ni ni ni ni O na to ni ni ni Obi mu na to Obi mu na to Obi mu na to ahe! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 5:48pm On Dec 20, 2012 |
achi4u: Eze P.Nna e, olu ebube n'eme n'ebe a. On the issue of Tosh, o di reverse side kam g'eme. Agam enye ndi nto 15million ka ha jidesie ya ike |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 5:55pm On Dec 20, 2012 |
toshmann:Noro ebe a na-aro nro ehihie while Maria na DX no na Romance section ami onu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 6:00pm On Dec 20, 2012 |
ifyalways: Achi na Eze P, unu ga-ano na nmiri ncha eju unu anya.O this same Tosh jiri maka na Maria kwuru maka shopping ekeresimesi, we nyefe onwe ya n'aka ndi ntoro |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:11pm On Dec 20, 2012 |
Eze Promoe:ochi eze |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:18pm On Dec 20, 2012 |
Agaba, a di m nma. Eze P na Achi, tosh is leading. Eze nri o dika o nwelu ife na-agu gi. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:38pm On Dec 20, 2012 |
toshmann: bia, umuafrika, odi ka unu achoghi i bia gbaputa nwa mama n'aka ndi mere ya kidnap okwaya?lol, tosh onye uru Why is there no "addressee" na poem a dika I na emebu n'mbu? For all I know o nwere ike iwu m or Alicho ka i na-agwa? Infact I claim this poem in Darfurs name. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:04pm On Dec 20, 2012 |
ifyalways: lol, tosh onye uruify baby oku, i na e-claim-u egwu m guru in darfurs name, ishi omebiri gi?(actually ishi mebiri gi ) egwu m guru maka asa m, ka i na eshi agugo , n'enye ya darfur. darfur oma ihe gbasara egwu? imaghi anu mpam darfur wu? egwu wu nke MariaTosh ka m kwushiekwa ya ike for MariaTosh and MariaTosh ALONE!!!!! emebikwela egwu m ozo with aha darfur |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:07pm On Dec 20, 2012 |
infact ka m nyekwa asa m another one, ify clear away, for you my love . . Goretti let's get ify real angry and jealous https://www.youtube.com/watch?v=hy0pZ_JvL4k Maria Goretti |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:20pm On Dec 20, 2012 |
NRI PRIEST: Ikporokotom,ikpomkpom...kpakorokpa,ojalikpoto,achukurege...ukwu nwa baby....Flavour bu ashawo di na nwoke!kparikota-kparikota baby oku, surikwata-surikwata baby oku. ihe nfonye, ihe nfonye, fonyewa-nfonye ihe ndunye, ihe ndunye, dunyewa-ndunye nke a wu egwu maka ify Eze Promoe:thank you eze P, kama m ga esi ebe a puta, deny-a my one sweet girl, maka $15million, ka m nushie ike ngaa, after all, ha na enye m giant burger plus internet, even sef as for you Eze Potopoto . . . enwere m plans, i'll be out by xmas m ga eme ha aru, m ga eji aghugho megharia umuasa ndia anya, ha agaghi ama mgbe ha ji nye m key, m mee voom awum grandson of ezemkpoto 1 |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 12:00am On Dec 21, 2012 |
Tosh,okwa unu agbakogo aka chupu nwanne bu Antivirus....Nsogbu adiro. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 12:30am On Dec 21, 2012 |
toshmann: |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 12:33am On Dec 21, 2012 |
toshmann: |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:49am On Dec 21, 2012 |
Eze Promoe: |
(1) (2) (3) ... (97) (98) (99) (100) (101) (102) (103) ... (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 60 |