Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,774 members, 7,817,170 topics. Date: Saturday, 04 May 2024 at 07:38 AM

Ikomi's Posts

Nairaland Forum / Ikomi's Profile / Ikomi's Posts

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) (of 108 pages)

Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:14am On Aug 21, 2012
But does it mean na onwegi onye ma ihe anapo "peacock" na Igbo? undecided
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:13am On Aug 21, 2012
otele:
Challenge of the century!!! shocked
Ikomi over to you. I choo condom I nwere Ike juo Toshmann na onwere nke omeforo( I doubt it. Anurum na Toshmann alaala skin dive metamorphosis)
Ifyalways aka ifynkwa si gi "abialam kedu ihe I ga eme' chei. No worry anyi agaghi agwa pres-elect.

Don't even try, nwe'ike emeri ify na that area. Ima na Ify mepere ulo akwukwo ebe ona akuzi technics i.e (uzobuna) esi aku okpa.

Otele be warned don't even try. undecided
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 10:11pm On Aug 20, 2012
ifyalways: Kedu ihe i na-enyere nmadu nsogbu?o nwere ihe i ga-enye onye ga aza ya?

Odika Peacock churu gi oso na nro.
Enyi, e nyela anyi nsogbu ebe a. The only pea and c.ock anyi ma wu Maria na tosh.

Ga nojuo odu.

angry

Iwu olodo number 1. Isi na peacock wu MariaTosh? angry

Tosh owu nnunu? Maria awuru abuba (feather)? Ehen Ify? angry

Ka'm hu kwa okwu gi na threadia again. Iyiri Agaba123. angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:10pm On Aug 20, 2012
agabaI23:

Bia nwoke m kwusi ime mkpotu zaa m ajuju. I chere na Tosh agwaghi m? O buladi Romeo ma k'isi jee.
Rapu okwu tongue

Okay kam Rapu Okwu, wink But the ajuju remains. cheesy

Agaba123 keeeeee ihe ana akpo "peacock" na Igbo? angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:39pm On Aug 20, 2012
Agaba123, Agaba123, Agaba123, ugboro ole kam kporo gi? Agaba123 ihuna Doctor i.e dibia recently? Ihe'a awu a joke, ona'a grow'ie ka cancer. Ga ka ha gwa'gi ajuo njekshun i.e egbe'nmiri. Oga eme ahu eru'gi ala. angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:04pm On Aug 20, 2012
Agaba123 keee ihe gbasara "peacock" with oke na ngbere? Ehe Agaba123? angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 10:51am On Aug 20, 2012
Ihe'a bu kwa failure, big failure. Onwe gi onye ma ihe ana akpo "peacock" na Igbo. angry

Ifyalways, Odumchi, Agaba123. Ihi'fere wu nke unu, chai unbelievable. angry

ifyalways: angry shocked angry

Pea = opupa
C..ock=okuko
.
. . Peacock =opupa okuku. cheesy

Ikomus,enyi a ele ebe i si riputa? angry
UsuRome(Romanus) na Presido1 Kwanu?
Hmmm,Ikomus ele Ghetochyk angry


Romeo no na Spain, Presido1 no Birmingham, Ghetochyk....why iji aju maka Ghetochyk? angry

odumchi:

Ikomus, ndaa kwan?

Echere m na Igbo ana akpokata 'peacock' na 'turkey' 'torotoro'. Kama aga m ajuta aha ya.

Iwu IgboOyinbo. Igbo nwere aha for each bird nothing like torotoro, what u call torotoro = duck wu okukonmiri or okukoiyi.
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 8:15am On Aug 20, 2012
Enyia saa ajuju, and stop beating about the forest. angry


Agaba123 Nnnnoooo. smiley
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:43am On Aug 20, 2012
Does anyone know what a "peacock" the bird is called in Igbo?

Thank you. angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 8:26pm On Feb 27, 2012
ifyalways:

Toshie,I dikwa up to?i dikwa fit?Ikomus ka nokwa indoors since m tiri ya okwe.A na m agba okoso real bad. cheesy

Ihe imere'm di baaaaadddddd angry

Igggaaaa eme'm ya ozo angry

Kanyi try'aaa again angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:14pm On Oct 26, 2011
pres-elect:

angry
ikomi, kitikpa piawakwaa gi isi ebe ahu angry
o wu imaghi na Ify wu odim n'obi? Imaghi na mu na Ify wu flesh and blood? Eee, ikomi o wu gi ka m na aju. angry
anaghi emekwa nwanne na nwayi o. Eji m two complete years chuo Ify, hard to get nke ya mere m obara mgbali elu Tupu ya ekwe for me. And bc Ify di solid na bed, ihe ya na ato pieces, o ma ya eme well well, agaghi m ahapu ya at all. Ihe a wu ihe mere m ji tigbuo mmadu na okitipupa, wuo mmadu mmanu oku na katsina-ala, tuba mmadu na sewage na damaturu, tapu mmadu nti na argungu.
Jidekwa onwe gi aka o. angry

Gaa nojuo odu. U can't put ur house in order. Nwunye no eba na'amaki contact, i'nodu eba ahu na aba mba. Nwokem gaa nojuo odu. angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 10:44am On Oct 24, 2011
ifyalways:

@Ikomi,I ga-abia Edinburgh?
I ga-ebulikwa?haha.

Yes Yes Yes

Make it official, icho nyem the address ima ihe iga eme. angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 1:34pm On Oct 20, 2011
ifyalways:

Ikomus,Ubochi nta,mu na gi ga-achu na Owerre Nchi.Okwu a dighi m n'onu karia otu a.

Ify owuru na ichoro itu'm umuo, Ituo mu umou in plain language. Kee ebe isi na munagi'ga emeeti? cheesy
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:50pm On Oct 17, 2011
ifyalways:

@Ikomus,Ihe na agu gi agbaghi na eke onuwa.M bia rikwasi gi n'elu?Isi emebiela gi.Ka nwa Darfur gidekwa gi,onye oshi "ohu" !

shocked

Inshort buru ohu gi laaaa. Imagine ooohhhh, irikwasi ne'lu, how am I sure na igaa agbaji mu azun, since Darfur said na ihe gi na ato pieces.

Ify acho'mu nsogbu, ebute kwala ihe gi na threadia again. angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 1:31pm On Oct 17, 2011
ifyalways:

I naghizi achu nwanyi mana nwanyi dakwasi gi n'elu ugbua i ga anapu ya atleast onu ise before i hapu ya.lolz Ikomus my main man.

Proove urself right. Bia dakwasa'm lee ma onwere ihe nga anapu gi? grin
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 1:42pm On Oct 15, 2011
ifyalways:

Ikomus de Ikomus.I si I kwusila ichu nwanyi?haha,ebelebe Igba.

Ify inaaa alikey i'were one + one meta 30.

Onye nsi naya kwusila ichu nwanyi obu ihe ojuo?

Igba Igba Igbakirigba. grin
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 2:37pm On Oct 14, 2011
ifyalways:

Ikomi kedu maka Felimbobo?

Keee onye wu onya? Felimbobo owu onye ebe? Anaghi'm eri ndi North Korea, Ha na aga ka ngwere. angry

Felimbobo owu onye North Korea?
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:31pm On Oct 13, 2011
presido1:

Ikomi am disappointed in you grin grin grin so Strides batara ebe a i'mighi kam mara.

Boy am sorry, Ima na'mu akwu'sina ichu umu nwanyi, so I dont really notice them anymore.

2 months ago kam gara ulo'ogbu, Doctors si na'mu ga akpusi suru'ndele. Ha si that if I dont stop, amu'mu ga agbaji.

Imagine, 20 times every month, for the past 16 years, wokem kam jiri ufo ndum mere ihe. Buru'we Strides ohhh, akam adighi ya. angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:24pm On Oct 12, 2011
ifyalways:

Relax,o dika gi na Ikomi abu nwanne.Igbo gi na ya yiri. . .lolz

angry angry angry angry Ikomi enweghi Nwanne. angry angry angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:30pm On Aug 30, 2011
ifyalways:

Ochendo Ndewo.

O nwere onye huru Ikomu? angry

M gide nwa amadi ahu a na akpo Ikomi,M ga atu ya n'ala were aja ocha fojuo ya onu. angry


NnnenneIgbo kiss kiss kiss kiss miss you lots.

UmuIgbo hi.

angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:37am On Aug 03, 2011
agabaI23:


Kedu onye huru Nnenneigbo ma o bu ghettochyk?


Aaaaaaaaaagaba onye wu ghettochyk?  angry  Ihuna thread iwere aka nkwete kpopo, is going nowhere, still ina ekwu okwu ghettochyk. Onye wu ghettochyk? angry

Agaba are u trying to be funny? angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:54pm On Jul 26, 2011
Nna nwa agbakpala na thread ahhh oooo.  cheesy

Hello Neyah, my name is Ikomi,which might not be obvious, I am the only grand master and unbeatable teacher of Igbo on this thread, or what am saying everybody?

I have two biological mothers, one of them is from Cameroun the other from Nigeria, Bakassi to be precise,  cheesy. You may be wondering how that happened, it was a joinery of my two half bodies that made my deliverer, that is the doctors in the ward the best in the world.

Needles to say Neyah after all that introduction am happy to welcome u to this thread, which was formerly opened by aka nkpete Agaba.  undecided

Neyah ibiala?  angry

@ifyalways
angry what do you mean Nini? Okay I know what to do, the next time nga abata gi, nga e'siezi that thing, then hapu gi i'laba, so that any time ogu'ru mu, nwere ya na cupboard. Owu gi ga loose'zi cause igagi ewekpe that thing to give to anybody else.  angry

presido1:

Otele bia ebe a, odika onwere nsi di gi na otele, aguru na agu my bingo biko.  grin grin grin
lol  grin
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 2:43pm On Jul 18, 2011
Ifyalways Ọ  Ọ  Ọ  Ọ  Ọ  Ọ  Ọ  Ọ  Ọ  Ọ  Ọ   gugbulemu oooooooooooooooooooooo.  angry
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:10pm On Jul 11, 2011
Ifyalways noooooooo dulling. angry
Foreign Affairs / Re: "obama Naive, No Going Back To 1967" Netanyahu by Ikomi(m): 9:08am On Jun 02, 2011
violent:

So what happens when Israel's right to exist as a nation is threatened? Do you suppose it is unjust if a smaller nation (by landmass) takes measures to protect itself from bigger sharks who feel it shouldn't have a right to exist?

Are you really convinced of what your saying or do you just want to argue?

violent:

Do you suppose it is unjust if a smaller nation (by landmass) takes measures to protect itself from bigger sharks who feel it shouldn't have a right to exist?

A smaller nation by landmass indeed, what landmass are we talking about, the whole world or the Middle East. Even United State of America has a small landmass when compared to the whole Americas.

When did protecting yourself mean land grab and extending settlements?
Foreign Affairs / Re: "obama Naive, No Going Back To 1967" Netanyahu by Ikomi(m): 9:53pm On May 31, 2011
violent:

And how do you define injustice?

Simple Chief: Violation of rights or the right of another.  Mariam-Webster Dictionary

In other words Isreal as a nation has the right to exist, while the Palestinians has the right to sovereignty within its defined borders. Full Stop.

Hope I answered your question chairman?
Foreign Affairs / Re: "obama Naive, No Going Back To 1967" Netanyahu by Ikomi(m): 6:28pm On May 31, 2011
JeSoul:

You sef, I greeted you earlier and you didn't answer me, na so you vex for Tayo reach? lol

That guy in his absolute ignorance makes me cringe.

JeSoul:

Unity a la Barney & friends style is the idealistic/unrealistic end. Co-existence (without constant threats of war & annihilation) is the realitistic end.

And you believe you can achieve that with injustice. I can tell you right from your definition it is not Obama that is unrealistic. There would never be peace with injustice.
Foreign Affairs / Re: "obama Naive, No Going Back To 1967" Netanyahu by Ikomi(m): 3:52pm On May 31, 2011
JeSoul:

The whole crux of the matter, and a song they continue to sing to whomever will listen.
As Negro said, I don't think Obama is naive at all. He is merely an idealist who's read too many utopian books, dreamt too many utopian dreams and discussed too many utopian ideals - while sipping green tea in a buddhist temple in the mountains of the Sichuan province in China. He knows how the world works, but foolishly hopes he can change people with his words, instead of accepting the reality on ground and working within it[b] towards a realistic end[/b].

In one sentence define for us what you mean by a realistic end.
Foreign Affairs / Re: "obama Naive, No Going Back To 1967" Netanyahu by Ikomi(m): 11:05am On May 31, 2011
Negro_Ntns:

@topic,

In conflict resolution, The President's brand is "idealism". We have seen him exhibited this trait time after time. So this does not come as a surprise. Just as it was out-of-element for President Bush to yield for peaceful outcomes, it is out-of-nature for President Obama to confront harshly.
Now, ethical and moral conscience demands that losses can be graciously endured as a sacrifice for the progress and unity of mankind. An altruistic positioning!

On the other hand, mundane reality teaches us by way of experience and history that any concession made, faithfully in trust, or as a negotiated outlet for survival, must be done so with prudence and forbearance.

In view of developments, current and projected, in the Middle East, what guarantees of securities do the Jews have, not just from the Arabs, but from Europeans as well - who twice in history has targeted them for extinction- ?

LOL. In that case who is the true enemy Arabs or Europeans. Watch your answer cause my next question would be why the Palestinians should pay for others sins.
Foreign Affairs / Re: "obama Naive, No Going Back To 1967" Netanyahu by Ikomi(m): 9:00am On May 27, 2011
ghostmaile:

Well what can I say, since our dear republicans have thrown their weight behind Natayahu, That fat pig!~

You need not be surprised, it was Pat Buchanan that once said and I quote "The US congress is an Isreali occupied territory". cheesy
Foreign Affairs / Re: "obama Naive, No Going Back To 1967" Netanyahu by Ikomi(m): 8:10pm On May 26, 2011
Tayo-D:

@Ikomi,

This is why it is difficult to have an intellectually robust discussion with you. So you are unaware that Gaza was under Egyptian rule in 1967 and that Israel actually took over the territory from an antagonistic neighbor?

There was no act of deceit here. Again you start your argument from a wrong premise. Israel obtained that territory and others from neighbors that were amassing to wipe them out. If my neighbor builds a tower to take snipe shots at me in order to kill me and my children, it is not a theft if I chase him out of that tower and take it over until he renounces violence against me and mine.

Your stupidity has not left you after a long while of my absence, and you will never learn to stay away from that individual that lacks mental rigor.

I still ask you how Egypt ruling over Gaza has anything to do with Israel going back to the 1967 agreed borders between Palestine and Israel.

You would always keep confusing yourself with the illusion that you are making a point. Proper I.d.i.o.t. I wanted an opinion not an argument.

What you are trying to point out is like the case of Britain in the days it ruled Taiwan. It was only a former colony. Therefore today in your opinion, the Taiwanese Govt has only 2 choices. It either accepts Chinese leadership, or go back to British rule, but never call for Taiwan's independence. Your such an i.d.i.o.t.
Foreign Affairs / Re: "obama Naive, No Going Back To 1967" Netanyahu by Ikomi(m): 9:10am On May 26, 2011
Tayo-D:

@topic,

If the 1967 borders were the solution, why then was there a war between Isreal and her neighbors? So would Gaza go back under Egyptian control then?

I do not see how Gaza and Egyptian control has any link with the issue above. The fact of the matter is that the area been asked to give back are occupied territories which were not part of the original plan in the creation of the state of Isreal.

TayoD am sure you have been told times without number that when someone in an act of deceit takes what is not theirs that's stealing, and when someone takes what is not theirs by force that's robbery.

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) (of 108 pages)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 49
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.