Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,136 members, 7,814,976 topics. Date: Thursday, 02 May 2024 at 03:25 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (37) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292259 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (34) (35) (36) (37) (38) (39) (40) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 4:25am On Feb 21, 2012
ifyalways:

Iwe na ewe m maka na oko na ako m.
Iwe na ewe m maka na oyi na atum.
Iwe na ewe m maka na nwa Darfur a noghi nso.

Amu na aso m ugbua  cheesy
Kedu ije?

@Odumchi,kedu mgbe anyi ga-ebido Aro lessons?Uche m di na imuta ya.

Ify mchoro ka anyi bido ihe a ugbua. Otu m si ezigiya wu m'ga edewa ihe na Izugbe me dekwa na Aro na okpuruya ka ifu otu ha si gba iche. Otua m'na edere gi na Izugbe na Aro m'ga acho ka ideachrim na Aro (mokwan otu obula okwere gi).

Tam anyi ebido, lekwa iwu di na Asusu Aro:

Na Aro ihe obula ana asije "f" na ahoje "v". Ex: ifula->vula. Ofe->Ovo.
Ihe ozo wukwa, lekwa ufodi ihe di soso na Asusu Aro:

Izugbe.           Aro.
Ha (they) -> wo
Unu (you) -> inyi
Oge (time) -> mgbe
Kedu (hello/what) -> nda
Otu (how) -> aga
Ahu (Body/back) -> azi
Ala (land) -> Ali
Nmadu (human) -> nmadi
Ndi (the people of) -> Nde

These are the main differences. Now please respond to me in Igbo substituting these main examples. I'll help you with anything else that comes along.

Please Write: Odumchi, how are you doing?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:18pm On Feb 22, 2012
Odumchi, imeela.
Ans: odumchi, ele aga ide ?

Thumbs up for spelling "nmadu" correctly. It pisses me off when "nma, nmadu, nmanya" etc are constantly mispelt.
Ka anyi na-aga n'iru, Odumchi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:43pm On Feb 22, 2012
odumchi:

Akwa onye gi iheonhu ichoga ichefuoya ga chuwa onye ozo? Nwokem, ga zuo ike angry cheesy

Ha nyem ihe m na acho, m ga zuonu Ike finally
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:31pm On Feb 22, 2012
Gini ka i na-acho?

Ole ihe m ga emere gi ka obi di gi nma? kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:53pm On Feb 22, 2012
ifyalways:
Kedu ije?

Shoe mu ha agbaka chala n'Ije mehn cheesy cheesy

toshmann:

@odumchi na el guapo
Iwe na ewe m maka Ify ekweghi enye m the thing angry
And agaba419 akporo Felicia aka felimbombo aka felon-bomber, gbafuo since 2yrs. Nwa mgboto mu na ya mekoro n'udo mgbe m no na skool na Cardiff. Till today nani agaba/faketan n'erizi the nwa. Enweghi onye na ebe ha no. Since two yrs angry

Consult an Oracle grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 8:04am On Feb 23, 2012
Ify igbaliri, kama otu esi edeya bu Nda aga imere mokwan Nda aga idi. Aro anaghi asi "ele". Isuoro nmadu "Nda aga imere" onyeohu ga ama mgbeonhu mgbeonhu na i bu onye Aro.

Ify igbaliri, kama aga aza edeya wu Nda aga imere mokwan Nda aga idi. Isuoro nmadi "Nda aga imere" onyeohu ga ama mgbeonhu mgbeonhu na i wu onye Aro.

Lol thanks for the compliment. I too don't understand why people sometime spell it that other ways.

Ihe ozo bukwa agam agbali afu na m'nyeregi mkpuru okwu dum mgbara iche na Aro na Izugbe.

Ihe odo wukwa m'ga agbali avu na m'nyeregi mkpuru okwu dum mgbara iche na Aro na Izugbe.

Lekwa ndi a:
Izugbe.                        Aro.
Ukwu (leg).                 Okpa
Gosi (show).                Zi
Mba (no).                     Odighi
Obere (small). Ntaa/irigiri (used for mire than one)
Iru (face/forward)         Ivu
Asi (Lie).                       Uha
Aso (holy).                    Nso
Nmanya (drink).            Nmai
Nmanwu (masquerade) ekpo
Gini (what).                   Ngeni
Ego (money).                Ikpeghe
imecha (to finish).         Imegba (anything with "cha" in Izugbe turns to "gba" in Aro.
Cheta (remember).        Rita
Nke ori (that).                Onhu
Ubosi (day).                   Izu
Si (come from).              Za
Igho (buy).                     Izu (said the same way you say the "zu" in chalk)

As I remember more, I'll update the list. Biko, weretu mkpuru owku a m'nyeregi deturumu "What are you doing?" , "Show me your leg if you want a drink" and "Do you remember that masquerade?".

I naha agbali. Uzo adighi kwem, kama ihe iwe na ime ahu gi wu obara anyi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 8:14am On Feb 23, 2012
toshmann:

Ha nyem ihe m na acho, m ga zuonu Ike finally

Lol, i ma na Ify nwe umu nne ato wuchagba ndi akpu-obi. I nwa-anwa mee ihe iberibe, Ify ga eku ha ka ha gbupu ihe onhu mega iji acho ihe acho. Odika obu oge onhu ka I ga ezu ezi Ike na monastery.  grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ayo84(m): 9:24am On Feb 23, 2012
Celebrating an ICON and a defender of IGBO.
Celebrating a GREAT MAN who fought for the rights of his people :dim chukwuemeka odumegwu-ojukwu , order a tshirt in his remembrance : http://ndi-igbo.spreadshirt.com/ order online if you are in diaspora, or call 07043553391 to buy in Nigeria

http://ndi-igbo.spreadshirt.com/

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 4:04pm On Feb 23, 2012
umu igbo ndewo nu,Obi bu m so anuri ka m choputara ogbako forum a na NL,o ga amasikwa ka anyi na ahurita onwe anyi na anya,ka anyi hapunu nkewa na anya-ufu.o na ewute m na ihe dika onye Imo agahi eji anya hu onye Anambra,Enugu ma obu onye Abia nke o ga eji buru onye EBONYI nke m onwe m bu,bikonu onwere ihe ndi Ebonyi mere unu, gbaharanu.Ufodu si na anyi aburu ndiigbo mana ufodu na ebekwa akwa na steti ndiigbo ezuruoke.nani ego ka anyi enwechabehi nkeukwu.but God'stime is d best.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:23am On Feb 24, 2012
ifyalways:

Gini ka i na-acho?

Ole ihe m ga emere gi ka obi di gi nma? kiss

Hahehehhehe cheesy ifysco ifylatious wink

Imanu ihe m na acho cool
Imara ihe ahu I na enye darfur na agaba/faketan, nyem nke m cool

Odumchi, owu kwa Igbo ka Ina asu ihea
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 2:22am On Feb 24, 2012
toshmann:

Hahehehhehe cheesy ifysco ifylatious wink

Imanu ihe m na acho cool
Imara ihe ahu I na enye darfur na agaba/faketan, nyem nke m cool

Odumchi, owu kwa Igbo ka Ina asu ihea

Nna, ihe a na agwum ike. Amakwam otu ozo agam ede ya. Ichoro m'deya na bekee?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:58am On Feb 24, 2012
Nkea idere ugbua kwerem nghota. smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 11:16pm On Feb 24, 2012
toshmann:

Nkea idere ugbua kwerem nghota.  smiley

I said that Ify has three muscular brothers and if you mess up, she will call them and they'll cut off whatever that is making you look for things. Then finally you can rest in the monastery  grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 12:21am On Feb 25, 2012
achi4u:

umu igbo ndewo nu,Obi bu m so anuri ka m choputara ogbako forum a na NL,o ga amasikwa ka anyi na ahurita onwe anyi na anya,ka anyi hapunu nkewa na anya-ufu.o na ewute m na ihe dika onye Imo agahi eji anya hu onye Anambra,Enugu ma obu onye Abia nke o ga eji buru onye EBONYI nke m onwe m bu,bikonu onwere ihe ndi Ebonyi mere unu, gbaharanu.Ufodu si na anyi aburu ndiigbo mana ufodu na ebekwa akwa na steti ndiigbo ezuruoke.nani ego ka anyi enwechabehi nkeukwu.but God'stime is d best.

Nwanne, ndeewoo. Anyi anula ihe ikwuru. I bu nwanne anyi, ndi Ebonyi burukwa umunne anyi. Odighi oru di na ala Igbo. Ebe obula anyi no ma oburu Ebonyi, ma bu Abia, ma obu Imo, ma obu Edo, ma obu Delta, ma obu Enugu, ma obu Rivers, ma obu Benue, ma obu Anambra anyi dum bucha otu obodo. Aha obodo anyi bu Igbo.

Nwanne, I bu onye anyi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:23pm On Feb 25, 2012
Achi4u

Ogbako Igbo na threadia bu otu. Anyi anaghi eme nke IMO vs anambra etc. even sef, Ibiakwa ebea I ga ahukwa umunne nwere Ike ise okwu na threadi ozo mana abiaru o na threadia ha abuo awuru enyi na udo. Ha garukwaa threadi ozo ha a-continue esemokwu ha. Lol.

Even sef ndi rivers na delta choro iso anyi dikwa invited and welcome as full igbos.

So, wetuo Obi, ilaruola. Threadia wu home base anyi. Anaghi ese okwu ebe a.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:04pm On Feb 27, 2012
OjUkwu In Aba Tomorrow! cool cool cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:31pm On Feb 27, 2012
odumchi:

Ify igbaliri, kama otu esi edeya bu Nda aga imere mokwan Nda aga idi. Aro anaghi asi "ele". Isuoro nmadu "Nda aga imere" onyeohu ga ama mgbeonhu mgbeonhu na i bu onye Aro.

Ify igbaliri, kama aga aza edeya wu Nda aga imere mokwan Nda aga idi. Isuoro nmadi "Nda aga imere" onyeohu ga ama mgbeonhu mgbeonhu na i wu onye Aro.

Lol thanks for the compliment. I too don't understand why people sometime spell it that other ways.

Ihe ozo bukwa agam agbali afu na m'nyeregi mkpuru okwu dum mgbara iche na Aro na Izugbe.

Ihe odo wukwa m'ga agbali avu na m'nyeregi mkpuru okwu dum mgbara iche na Aro na Izugbe.

Lekwa ndi a:
Izugbe.                        Aro.
Ukwu (leg).                 Okpa
Gosi (show).                Zi
Mba (no).                     Odighi
Obere (small). Ntaa/irigiri (used for mire than one)
Iru (face/forward)         Ivu
Asi (Lie).                       Uha
Aso (holy).                    Nso
Nmanya (drink).            Nmai
Nmanwu (masquerade) ekpo
Gini (what).                   Ngeni
Ego (money).                Ikpeghe
imecha (to finish).         Imegba (anything with "cha" in Izugbe turns to "gba" in Aro.
Cheta (remember).        Rita
Nke ori (that).                Onhu
Ubosi (day).                   Izu
Si (come from).              Za
Igho (buy).                     Izu (said the same way you say the "zu" in chalk)

As I remember more, I'll update the list. Biko, weretu mkpuru owku a m'nyeregi deturumu "What are you doing?" , "Show me your leg if you want a drink" and "Do you remember that masquerade?".

I naha agbali. Uzo adighi kwem, kama ihe iwe na ime ahu gi wu obara anyi.
Dalu nwanne.
A gam elebara anya nke oma n'abali ma zakwa ajuju gi.Imela.

toshmann:

Hahehehhehe cheesy ifysco ifylatious wink

Imanu ihe m na acho cool
Imara ihe ahu I na enye darfur na agaba/faketan, nyem nke m cool

Odumchi, owu kwa Igbo ka Ina asu ihea
Toshie

Ka m nye nwa Darfur a few more days to show up cheesy
o jim na njo kama waiting a few more cold night wont hurt.

Toshie,I dikwa up to?i dikwa fit?Ikomus ka nokwa indoors since m tiri ya okwe.A na m agba okoso real bad. cheesy

El Guapo:

OjUkwu In Aba Tomorrow! cool cool cool
Nadia si m kele gi. tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 8:26pm On Feb 27, 2012
ifyalways:

Toshie,I dikwa up to?i dikwa fit?Ikomus ka nokwa indoors since m tiri ya okwe.A na m agba okoso real bad. cheesy

Ihe imere'm di baaaaadddddd angry

Igggaaaa eme'm ya ozo angry

Kanyi try'aaa again angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:11am On Feb 28, 2012
Odumchi,ego wu Ikpeghe and not okpowo/okpogho?
Ozokwa,'gba' eg imegba di interesting! a maghi m na ndi Aro na asi "gba",e chekwa m na owu nani ndi Umuahia/Abiriba.I dekwara, 'I nagha agbali',i believe thats not Aro is it?Aro ga-abu "i nawa agbali" ?

Ok,ule m:
What are you doing:Ngeni ka i na-eme.
Show me ur leg if you want a drink:Zi m okpa gi ma o buru na i choro nmai.
Do you remember that masqurade:i rita ekpo unhu.

Ka nka,nwa Mazi.

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:18am On Feb 28, 2012
Ikomi:

Ihe imere'm di baaaaadddddd angry

Igggaaaa eme'm ya ozo angry

Kanyi try'aaa again angry
Enyi a ga nojuo odu somewhere.

Ikomus,anya gi?ele ebe i si gbaputa?haha.Boyz unu dikwa bad.

Not trying nada with you again till gi agwo Priapism gi.its either straight or no show.lol

Bia,ele Pinky?Ikomus ajo anu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 4:32am On Feb 29, 2012
Igbo ndi oma m ji aba nba,Eze nmuo keneli unu nine ofuma. . . daalu nu soo,maka na oge obuna nbia gusia ife nine unu na ede ebea na onu Igbo, ugwu ejum na obi!

kanyi ghali echezona na oge bu mgbe anyi ga ejikwa kwanyelu eze Igbo bu Emeka Ojukwu ugwu dilia. . .Nwa onye Nri kenelu unu ozokwa.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:00am On Feb 29, 2012
ifyalways:
Nadia si m kele gi. tongue

My Concubines? angry angry angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 1:26pm On Feb 29, 2012
ifyalways:

Odumchi,ego wu Ikpeghe and not okpowo/okpogho?
Ozokwa,'gba' eg imegba di interesting! a maghi m na ndi Aro na asi "gba",e chekwa m na owu nani ndi Umuahia/Abiriba.I dekwara, 'I nagha agbali',i believe thats not Aro is it?Aro ga-abu "i nawa agbali" ?

Ok,ule m:
What are you doing:Ngeni ka i na-eme.
Show me ur leg if you want a drink:Zi m okpa gi ma o buru na i choro nmai.
Do you remember that masqurade:i rita ekpo unhu.

Ka nka,nwa Mazi.

Ify, well done. Ufodi ndi na asikwa "okpogho" kama nke bu ezigbote Igbo Aro bu "ikpeghe". Lol i gosilamu ihe m'amaghi. Mo amaghim na ndi Umuahia na ekwuje "gba" kama eeehhh, Aro na asu "gba".

Na ihe onhu idere maka "nawa na naha", Aro anaghi asuje "nawa" kama o di nma na I Naha ahu iche di na ya.

Maka Ule gi, igafechara ihe gi dum. A+. O ga adi gi ka m na ama gi njakiri Kama imusala the toughest part of Arochukwu dialect. What remains now is for you to actually begin substituting them into your speech. If you like, I can write only in Aro for you or you can write only in Aro (until you feel comfortable with it) to me and everyone else grin

Or we can just stop now. But nevertheless, Bravo.

Eh ehh, "gbalia" awughi Okwu Aro sef lol. O bu okwu ndi Ututu kama onwe ogo di na Aro nokesara Ututu na asuje olu ha. Nke wu okwu anyi wu "I gbara mbo".

Lol so igbara mbo!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 1:29pm On Feb 29, 2012
NRI PRIEST:

Igbo ndi oma m ji aba nba,Eze nmuo keneli unu nine ofuma. . . daalu nu soo,maka na oge obuna nbia gusia ife nine unu na ede ebea na onu Igbo, ugwu ejum na obi!

kanyi ghali echezona na oge bu mgbe anyi ga ejikwa kwanyelu eze Igbo bu Emeka Ojukwu ugwu dilia. . .Nwa onye Nri kenelu unu ozokwa.

Dibia ndi Nri imeela nnu. Anyi nuru okwu gi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:58pm On Feb 29, 2012
El,so Nadia wu concubine gi?hahaha,iwu onye apari.

Nri Priest,nwanyoo kwa.I na-anyi ajo aru these days.Nwanyo kwa.Anyi anugo maka nna anyi Ojukwu,Ka Chukwu mezie okwu.

Odumchi so i rita Ututu?Ihechiowa kwanu?Nna m na-akpo m aga ebe ndi nwhu.So much fun!
A gam ebido ugbu a na agbali n'ede Aro.Imela.

Ya gazie Umunne m.
PS:A nurum na Presido1/Fromuk na Pres-elect/Darfur no n'ulo nga courtesy of ugwo ha ji Felimbobo.God wud make a way.lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by BlackPikiN(m): 2:57am On Mar 01, 2012
^^^^^Kedu, happy new month.
ichotala onye ukwu ya di ka jennifer Lopez or kardishian.
Nka ne chegi

In the meantime enjoy oyinbo

[flash=400,400]
https://www.youtube.com/watch?v=KGtlFppYLXo[/flash]
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by HighChief4(m): 4:01am On Mar 01, 2012
Umu Igbo ekele mu unu. Mma mma nu oooooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 9:47pm On Mar 01, 2012
ifyalways:

Not trying nada with you again till gi agwo Priapism gi.its either straight or no show.lol

Bia,ele Pinky?Ikomus ajo anu.

ifyalways:

Toshie

Ka m nye nwa Darfur a few more days to show up cheesy
o jim na njo kama waiting a few more cold night wont hurt.
Toshie,I dikwa up to?i dikwa fit?Ikomus ka nokwa indoors since m tiri ya okwe.A na m agba okoso real bad. cheesy

o meeela!!!!!, it has happened!!!! . . . chei, ebelebe igbaaaaaaaa!!!!!!!!!!!!!! cry angry embarassed cry angry
Ikomi:

Ihe imere'm di baaaaadddddd angry

Igggaaaa eme'm ya ozo angry

Kanyi try'aaa again angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 9:52pm On Mar 01, 2012
chei . . . cry efuola m oooo. na m gara ichota ego m ga eji alu ify, ya ka ify no na london eke de thing aghara aghara cry cry cry cry cry cry
obi etiwaala m ooooo. chei, lelenu mu oooo cry cry cry cry

ebelebe igba
ebelebe igba
ebelebe nke igba igba igbakirigba eeeeee cry cry cry

toshman nwunye ya chufuru na amerika, ya na agagharizi all over the world ka aturu n'enweghi onye nche

ikomi, achufuru from london metropolitan university, ya na efeghari si na ya wu oxford graduate. ndi iberibe abuo a erieela ihe m ooo cry cry cry cry cry cry

chei, ndi mbano egbuola m ooooo cry cry cry cry cry cry cry cry
hewu!, elee heathrow. alaala m. ala owerre lerenu m ooo, ayola m.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 9:55pm On Mar 01, 2012
so toshman emeela ify baptism kpoo ya ifysco ifylacious?
chai! ndi a ataala m okporoko n'otele
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:19pm On Mar 02, 2012
Nna m kiss kiss
Nke m,gbaghara biko.O nweghikwa ihe Ikomi na Tosh mere,owu nani 'flashing' ka m mere ha,no touching body.Bia checkia m nke oma,o di otu i hapuru ya.

Gbaghara m biko nke m kiss
Bia were nsusu jor,hahaha.Nwa Darfur na TLC.I na abiakwa,i jide ego na akpa ebe owu ichu nta ego mere i ji hapu nani m for such a loooong time.

Nke m kiss

Bia ka anyi gaa funeral Ikemba first.
Gaa nke oma,Ikemba.

(1) (2) (3) ... (34) (35) (36) (37) (38) (39) (40) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 75
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.