Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,770 members, 7,817,138 topics. Date: Saturday, 04 May 2024 at 06:53 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (29) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292416 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (26) (27) (28) (29) (30) (31) (32) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:15pm On Oct 14, 2011
^ Obu Ogu Nwanyi n'eme!  grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:30pm On Oct 14, 2011
Creamish I bu onye Ibo?A maghikwa m na e nwere ndi Ibo na obodo anyi bu Nigeria.A bu m ada Igbo.Ya gaziere gi.

El,gi na onye na alu ogu?Buko nke m abatago,tinye "kpomkwem" na egwuregwu mu na gi.I gwa Darfur okwu mkpari ozokwa a gam atapu gi akpa skull gi abuo.lolz

Odika Strides na Relax a bala n'ulo.A taghim Relax uta.O kama i buru okuko baa n'ulo mgbe egbe putara na ogbo.Voom ka nma karia statement.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:47pm On Oct 14, 2011
Keep Underestimating my punch Kilos cool cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 2:37pm On Oct 14, 2011
ifyalways:

Ikomi kedu maka Felimbobo?

Keee onye wu onya? Felimbobo owu onye ebe? Anaghi'm eri ndi North Korea, Ha na aga ka ngwere. angry

Felimbobo owu onye North Korea?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Creamish(f): 3:39pm On Oct 14, 2011
ifyalways:

Creamish I bu onye Ibo?A maghikwa m na e nwere ndi Ibo na obodo anyi bu Nigeria.A bu m ada Igbo.Ya gaziere gi.



Ify nwa nnem, abu kwam onyibo . . but i was brought up wit english . . . akam na muta d language . . plus i dunno how to write in Ibo embarassed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 3:43pm On Oct 14, 2011
creamy creamy bia nu ka anyi nwee two aside.
Creamy nwa!!! nyenu m ekwe nti gi, soo picture gi a na akpa pop corn na isi.
Creamy ka anyi meetie nu na nke mama iyabo buka ka m go nye gi something biko nu.

Bia Ify ke ihe ina eji awunyere m aja na garri ijebu m. Ify odighi kwa mma. Ima kwa na abu m okokporo. grin grin grin

Creamy nwa don't listen to Ify and Agaba i'nugo. Nwa anyi oma m. bia nu bia metu m afo cool cool

Creamish:

Ify nwa nnem, abu kwam onyibo . . but i was brought up wit english . . . akam na muta d language . . plus i dunno how to write in Ibo embarassed
Haa Creamy m wu kwa ajebota!!! cheesy cheesy cheesy exactly what my Dr recommended for me just yesterday. Inshort creamish u are God sent. Owu chukwu zitere gi walahi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Creamish(f): 5:21pm On Oct 14, 2011
presido1:

creamy creamy bia nu ka anyi nwee two aside.
Creamy nwa!!! nyenu m ekwe nti gi, soo picture gi a na akpa pop corn na isi.
Creamy ka anyi meetie nu na nke mama iyabo buka ka m go nye gi something biko nu.

Bia Ify ke ihe ina eji awunyere m aja na garri ijebu m. Ify odighi kwa mma. Ima kwa na abu m okokporo. grin grin grin

Creamy nwa don't listen to Ify and Agaba i'nugo. Nwa anyi oma m. bia nu bia metu m afo cool cool
Haa Creamy m wu kwa ajebota!!! cheesy cheesy cheesy exactly what my Dr recommended for me just yesterday. Inshort creamish u are God sent. Owu chukwu zitere gi walahi.

hahahahahahahaa . . .been laughing for a long while now . . . ngwanu . .ka anyi bido d 2-aside . . grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 8:47pm On Oct 14, 2011
Ify m oooooo cheesy. Echekwam ma ihapula m ozo kiss ima na onaghi ara gi ahu gi gbaaa m pootii gakwuru onye ozo grin , ihe a iji n'ukwu n'ato shege grin and odika ona ato gi karia sef, maka idi too much wink

Ima ya eme. Nke gi wu final. Ma ogbughi m onweghi ihe ga egbu m cool

El gbafuo, gaa gbara ogwu gi ñuo angry etinyego m signature m ebe ahu. Owu nkem.

Creamish, hehehehe
zekwara onwe gi na threadia o. Ndi a di egwu. Lekwa ka m gwa gi,

ikomi= o na achu ndi no na di

presido= nwere HIV, Dr ya si ya ñuo ogwu ya yesterday, ya agawa ulo ashawo si na enyi ya ashawo ji ogwu ya Nile.

Agaba= tuwara onye ara ime na onitsha before ya agbaga London. Agbara village ya n'eche ya ka obata bia kwuo ugwo aru omere. The dude si na olachala village. Na o ga anwu na London. Ndi village bye bye

toshman= police na acho ya na Cardiff. Ya gachaa school na Cardiff, tuwa nwunye lecturer ya ime, gbafuo gawa America. Otu ashawo oji ugwo achota ya na threadia, toshman agbafuo, obiabeghi threadia for two yrs.

Otele= amuru onye nke a na London, but papa ya anaghi ekwe ka ya na nwanne ya nwayi noro na one room.

Creamy zere ndi a o. Mana a bu m Nwoke Oma. Adi m safe cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:55pm On Oct 14, 2011
^Nwa Darfur di safe and available eehkwa?M bidokwa nkem,i no go look back.

EL i ka no nso?Ifeoma di safe.

Creamy tupu I gakwa 2 aside with Presido were anya cho Strides,juo ase nke oma ka iyi riri ya hapu iri gi.

Ikomus de Ikomus.I si I kwusila ichu nwanyi?haha,ebelebe Igba.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 2:37am On Oct 15, 2011
Ify anokwam ya.
Ahu bom Strides anya. Odika Anya agabala ebe Creamish uno.


ifyalways:

Creamish I bu onye Ibo?A maghikwa m na e nwere ndi Ibo na obodo anyi bu Nigeria.A bu m ada Igbo.Ya gaziere gi.

El,gi na onye na alu ogu?Buko nke m abatago,tinye "kpomkwem" na egwuregwu mu na gi.I gwa Darfur okwu mkpari ozokwa a gam atapu gi akpa skull gi abuo.lolz

Odika Strides na Relax a bala n'ulo.A taghim Relax uta.O kama i buru okuko baa n'ulo mgbe egbe putara na ogbo.Voom ka nma karia statement.

Creamish:

Ify nwa nnem, abu kwam onyibo . . but i was brought up wit english  . . . akam na muta d language . . plus i dunno how to write in Ibo  embarassed

Biko creamish nne kedu kodi.
Bia m nso kam gwa gi ihe dimma, odi ozikpote mkpa. lol.
Ibu nwanyi maranma nku ukwu!!
Chei!!! asanwa baby.
Omu bu Ekwueme one of NAIRALAND.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 4:25am On Oct 15, 2011
ifyalways:

^Nwa Darfur di safe and available eehkwa?M bidokwa nkem,i no go look back.
EL i ka no nso?Ifeoma di safe.

Ify nwa mma cheesy. O wu obere njakiri a ka iji e threaten m with away match? Biko nne jiri nwayo. Onweghi ihe m ga eme. A dim safe aputaghi na a di m available.

@creamy,
relax 101 wu retired terrorist ejidere na Yemen college of psychopathic terrorism, tukpuo ya nga na guantanamo, garuo ebe ahu, afo asawa ya, ya nyuo ahuru m'owu nshi ebe nile eshikasia ndi US navy, ha achupu ya na guantanamo, ji style si na o di innocent, but ha si ya puo osiso, kpacharakwa Anya ebe o no.

Muwa no ebe a, a dim safe uhm, a no m na safe hands (and legs)Ify! kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 4:46am On Oct 15, 2011
pres-elect:

Ify nwa mma cheesy. O wu obere njakiri a ka iji e threaten m with away match? Biko nne jiri nwayo. Onweghi ihe m ga eme. A dim safe aputaghi na a di m available.

@creamy,
relax 101 wu retired terrorist ejidere na Yemen college of psychopathic terrorism, tukpuo ya nga na guantanamo, garuo ebe ahu, afo asawa ya, ya nyuo ahuru m'owu nshi ebe nile eshikasia ndi US navy, ha achupu ya na guantanamo, ji style si na o di innocent, but ha si ya puo osiso, kpacharakwa Anya ebe o no.

Muwa no ebe a, a dim safe uhm, a no m na safe hands (and legs)Ify!  kiss

Imana ihe nile ekwuru neba bu ihe inarun lol.
Omu neji nde oshi arab na guantanamo bay.


Creamish baby, boyoyo dikam ne che gi. chei!!
Biko zam, zam, zam!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Wislet(f): 7:06am On Oct 15, 2011
Lekwa ndi Igbo anyi juru ebe a. Ekele diri Chukwu. El guapo, i bukwa nwanne anyi? O di egwu smiley Biko jisie nu ike na-asu asusu anyi. Ha si na asusu anyi na-acho ila ala. Mana asi m, Chukwu agaghi ekwe! Biko na-akuzikwara umu unu asusu anyi, O bu ihe eji eme onu. Obi toro m uto mgbe ha siri na anaghi amuta asusu anyi osooso dika ana amuta Yoruba. Nke a putara na ogaghi adi nfe ka onye na-abughi onye Igbo ree anyi. Lol, Igbo nwere ugwu! Ndi eji eme onu!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:28am On Oct 15, 2011
Bia Relax419 obu nini ka m mere gi na threadia biko nu? Last yr was Agaba this yr Relax419. Lee kwa anya ka m gwa gi now, first ogom nwoke wu kwa native doctor(Dibia) based in Monrovia,so kpachara kwa anya gi ka m hara ime ibi cos of Creamy nwa.

Pre-select abi select awuru na imaghi TB josh agwo go m ori ahu enyi gi nwanyi noo na cardiff bunyere m. so am now free for creamy creamy. tongue tongue tongue tongue.

Creamy ege kwala ha nti ha nile wu ndi oso chi egbu, chere m na nke Iya nasiru ma ojiri nkeji iri ato gafee 3 oklok. from dia anyi agawa zie Villa Presido cool cool.

Wislet kedu? aru odikwa?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 1:42pm On Oct 15, 2011
ifyalways:

Ikomus de Ikomus.I si I kwusila ichu nwanyi?haha,ebelebe Igba.

Ify inaaa alikey i'were one + one meta 30.

Onye nsi naya kwusila ichu nwanyi obu ihe ojuo?

Igba Igba Igbakirigba. grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:19pm On Oct 15, 2011
^Ga nojuo odu somewhere buko.O nwere ihe a sara otele ka asapu ya ushi nshi?Gini na onyekwanu na eme arithimetic ugbua?Jee nojuo ala biko.I naghizi achu nwanyi mana nwanyi dakwasi gi n'elu ugbua i ga anapu ya atleast onu ise before i hapu ya.lolz Ikomus my main man.

@Wislet,ndeewo.I na abiakwa ebe a,biko jiri eriri siri ike kechie crotchet na dross gi.Boyz no ebe a ji anya adowa dross,were aka tuwa nwanyi ime.

@Creamy O di nma.Anyi a bughi ndi Ibo,anyi bu ndi Igbo.
Relax,udo di.Onye ma ma ndi oji aka a tuwa nwanyi ime edebego strides na 'family way'?Presido1 a naghi ezu oshi kama ebe o bula o batara,umuoma no nso na efu efu.

Mi rove Pres-elect,"I na atom ka sugar".
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:56pm On Oct 15, 2011
Wislet:

Lekwa ndi Igbo anyi juru ebe a. Ekele diri Chukwu. El guapo, i bukwa nwanne anyi? O di egwu smiley Biko jisie nu ike na-asu asusu anyi. Ha si na asusu anyi na-acho ila ala. Mana asi m, Chukwu agaghi ekwe! Biko na-akuzikwara umu unu asusu anyi, O bu ihe eji eme onu. Obi toro m uto mgbe ha siri na anaghi amuta asusu anyi osooso dika ana amuta Yoruba. Nke a putara na ogaghi adi nfe ka onye na-abughi onye Igbo ree anyi. Lol, Igbo nwere ugwu! Ndi eji eme onu!

Wissy abum Nwafor Igbo o jxt that Nnem bu onye Spain, though amuru m na Obodo Madrid agbara m mbo ihu n'amutara okwu Igbo nke oma, Umunne m na Nnam gbalili ihu na adim fluent na Igbo esp Mgbe obula mbatara Nigeria Aba to be precise, hope am not doing bad with the Spoken technology? grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Wislet(f): 5:20pm On Oct 15, 2011
Mba nwanne m, i na-agbali nke oma. Ihula? Ma ufodu ndi nne na nna ha bu Igbo amaghi asu ma ofoduzie ide ede, nga ha na-eme 'americana'. Hmmm. Jisie ike nwanne m. Chukwu gozie gi, ,hmm. Asi na onye hu ihe oma ya kwuo ya. I mara mma nwoke ooo. Lol. Ahukwala m nwunye gi mgbe itinyere onyonyo ya ebe a. M na-echezi ka umu unu ga-adi? Asampete! Haha ;-D Còmò le va? Encantada.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Wislet(f): 5:21pm On Oct 15, 2011
Mba nwanne m, i na-agbali nke oma. Ihula? Ma ufodu ndi nne na nna ha bu Igbo amaghi asu ma ofoduzie ide ede, nga ha na-eme 'americana'. Hmmm. Jisie ike nwanne m. Chukwu gozie gi, ,hmm. Asi na onye hu ihe oma ya kwuo ya. I mara mma nwoke ooo. Lol. Ahukwala m nwunye gi mgbe itinyere onyonyo ya ebe a. M na-echezi ka umu unu ga-adi? Asampete! Haha ;-D Còmò le va? Encantada.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:37pm On Oct 15, 2011
Odi nma Nne, Umu? grin grin grin Ha na cha Ucha! shocked shocked shocked Akam na eche ma nwunyem ogbara away match grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 8:38pm On Oct 15, 2011
Umu boys aputashiala maka new baboyos agbala
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:13am On Oct 16, 2011
Biko Umunne na Umunna m bia nu tunyere nwanne Unu Vote Ebea, am banking
on you guys for Victory Pls >> https://www.nairaland.com/nigeria/topic-774676.320.html#msg9349071
wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:02am On Oct 16, 2011
^A tunyere m gi na Ogugua.Oge m lekwara anya na nchikota(result) ya bu ule,gi na ogugua bu ndi na achi(top 2)

I wish u guys the best.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:01pm On Oct 16, 2011
^^ kiss kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Creamish(f): 8:31am On Oct 17, 2011
lolz . . ok now im scared . .thanx for d offer tho' . .i'l pass@ all xcpt Ify grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 1:31pm On Oct 17, 2011
ifyalways:

I naghizi achu nwanyi mana nwanyi dakwasi gi n'elu ugbua i ga anapu ya atleast onu ise before i hapu ya.lolz Ikomus my main man.

Proove urself right. Bia dakwasa'm lee ma onwere ihe nga anapu gi? grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 8:04pm On Oct 17, 2011
Creamish:

lolz . . ok now im scared . .thanx for d offer tho' . .i'l pass@ all xcpt Ify grin

Nne akwa nwa bia nu. agbakwa la oso. Anom ne chegi.


ifyalways:

^Ga nojuo odu somewhere buko.O nwere ihe a sara otele ka asapu ya ushi nshi?Gini na onyekwanu na eme arithimetic ugbua?Jee nojuo ala biko.I naghizi achu nwanyi mana nwanyi dakwasi gi n'elu ugbua i ga anapu ya atleast onu ise before i hapu ya.lolz Ikomus my main man.

@Wislet,ndeewo.I na abiakwa ebe a,biko jiri eriri siri ike kechie crotchet na dross gi.Boyz no ebe a ji anya adowa dross,were aka tuwa nwanyi ime.

@Creamy O di nma.Anyi a bughi ndi Ibo,anyi bu ndi Igbo.
Relax,udo di.Onye ma ma ndi oji aka a tuwa nwanyi ime edebego strides na 'family way'?Presido1 a naghi ezu oshi kama ebe o bula o batara,umuoma no nso na efu efu.

Mi rove Pres-elect,"I na atom ka sugar".

Ify, biko ka juo gi.
Ewe onye buri ibu kiyem ka ji chupu oyi no neba. cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:19pm On Oct 17, 2011
@Relax,O nwere otu akpa akpu no na nairaland.Aha ya by "ennyluv" lolz.O buru na i naghi egwu egwu choo ya,gwa ya ka o di gi,o ga ekweta. Ikomi na Presido agaghi ekwe enye gi akara Felimbobo.Feli bu ezigbo nwanyi Obi oma,ji iru ocha na obi chineke ekenye boyz ihe chi ya tinyere ya n'ukwu.Rio Ikomi,Agaba na Presido1 akara Feli.

@Ikomus,Ihe na agu gi agbaghi na eke onuwa.M bia rikwasi gi n'elu?Isi emebiela gi.Ka nwa Darfur gidekwa gi,onye oshi "ohu" !
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:50pm On Oct 17, 2011
ifyalways:

@Ikomus,Ihe na agu gi agbaghi na eke onuwa.M bia rikwasi gi n'elu?Isi emebiela gi.Ka nwa Darfur gidekwa gi,onye oshi "ohu" !

shocked

Inshort buru ohu gi laaaa. Imagine ooohhhh, irikwasi ne'lu, how am I sure na igaa agbaji mu azun, since Darfur said na ihe gi na ato pieces.

Ify acho'mu nsogbu, ebute kwala ihe gi na threadia again. angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 4:56am On Oct 18, 2011
ifyalways:

@Relax,O nwere otu akpa akpu no na nairaland[b].Aha ya by "ennyluv" lolz.O buru na i naghi egwu egwu[/b] choo ya,gwa ya ka o di gi,o ga ekweta. Ikomi na Presido agaghi ekwe enye gi akara Felimbobo.Feli bu ezigbo nwanyi Obi oma,ji iru ocha na obi chineke ekenye boyz ihe chi ya tinyere ya n'ukwu.Rio Ikomi,Agaba na Presido1 akara Feli.

@Ikomus,Ihe na agu gi agbaghi na eke onuwa.M bia rikwasi gi n'elu?Isi emebiela gi.Ka nwa Darfur gidekwa gi,onye oshi "ohu" !




Hahahahahaha, ochi ike egbu elem na ebe nno. grin grin grin grin grin grin grin
https://www.nairaland.com/nigeria/topic-145160.0.html


Mba nu Ify mmarama, haba. chota nu onye ozo. cheesy cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 5:10am On Oct 18, 2011
nnaa eee! ennyluv ahu wu ihe an'akpo okiripkoto grin grin grin

ebelebe igba cheesy . . . . biko ify bia ka m nwee obiuto jare. david cameron mechakwaa ihe nile ochoro ime, umu boys ga enweririrla obi uto from somewhere cheesy
ify nwa baby m oo wink . . idi too much cheesy
asa were nke a kiss

Ikomi:

shocked

Inshort buru ohu gi laaaa. Imagine ooohhhh, irikwasi ne'lu, how am I sure na igaa agbaji mu azun, since Darfur said na ihe gi na ato pieces.

Ify acho'mu nsogbu, ebute kwala ihe gi na threadia again. angry

bia nwoke m jide amu gi aka o angry or else, m jiri ya gwoo ogwu ego sharp sharp, jiri zuoro ify rolls royce for ekeresimesi cool

creamish, eziokwu ka m gwara gi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:51am On Oct 19, 2011
Ikomus,Ubochi nta,mu na gi ga-achu na Owerre Nchi.Okwu a dighi m n'onu karia otu a.

@Relax,e chekwam ma I na-acho akpa ukwa a na azoghi azo?Mmiri nshi?lolz
Ngwanu ga cho onye nke a:$akaraoku$ ma o bu "Fesse".Ha abuo bu umu asa Igbo rugoro ogo ihe e ji nwanyi eme,ako na uche ya zuru oke,ha dikwa nma na nma ma na agwa/omume.O burukwa na I n'acho ndi gi na ha ga -agba 'I che na mmadu bu goat' biko, e nyekwala y
ha nsogbu.Ha abuo bukwa 'take home to mommy' type.

@Darfur,me and youuuuu.Palalalaa me and you.(bracket special).Uto m.

(1) (2) (3) ... (26) (27) (28) (29) (30) (31) (32) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

Viewing this topic: 2 guest(s)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 61
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.