₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,331,304 members, 8,449,638 topics. Date: Wednesday, 22 July 2026 at 07:22 AM

Toggle theme

Echelon's Posts

Nairaland ForumEchelon's ProfileEchelon's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 24 25 26 27 28 29 30 31 (of 31 pages)

CultureRe: Why Do Women really Cheat? by echelon(m): 3:44pm On Sep 08, 2007
Not even when you meet Analog?

now what does koba mean
CultureRe: Why Do Women really Cheat? by echelon(m): 3:10pm On Sep 08, 2007
Digital:
why would any woman want to cheat if she has a good guy, and I don't even think I can ever cheat on mii guy because he is the best.

grin shocked
So would you consider cheating him assuming he were not the best?
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 2:05pm On Sep 08, 2007
Ndi be anyi na-asi na

Onye were ngongo nua iyi, iyi ewere ngongo gbuo ya
He that drinks the "iyi"please translate with abandon, the "iyi" will kill him with abandon too. o di kwa ka ihe faketan na-ekwu bu eziokwu

Aku bu ilo
Wealth brings Envy/Enemies

Ogologo ndu na eziokwu yi aga
Long life goes with truth
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 1:58pm On Sep 08, 2007
Nwanne mmadu, kedu ka i mere?

Kedu nke a na-etu gi?
Forum GamesRe: One-word Association by echelon(m): 12:19pm On Sep 08, 2007
Motivation
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 12:09pm On Sep 08, 2007
Ndi nwe m na ndi m nwe mma mma nuoo

A na asi na

Onye ajuju anaghi efu uzo
The inquisitive person never misses his/her way

Achusia aja ma ahughi udene, i mara na ihe mere n'ala ndi moo
If after sacrifices the vulture is not seen, know that something happened in the land of the spirits

Ndi be anyi na-asikwa na

Onye kwe n'ihe otu kwuru, O laa n'oge
Anyone that agrees to what the "Otu" (Onitsha main market) prices, will go home on time

Noro nu juu
CultureRe: Can U Speak Chinese? 能您写中文 by echelon(m): 2:36am On Sep 08, 2007
@aloib
Is that chinese too?

@everyone
如何是大家?
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 2:18am On Sep 08, 2007
@lovemajek

Ka o di echi (till 2moro) grin
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 1:27am On Sep 08, 2007
@faketan

Ka chi boo

Igbo bu Igbo ka I bu
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 1:02am On Sep 08, 2007
Ndi be anyi na-atu n'ilu si na

Onye wetalu oji, wetalu ndu
He who brings kolanut, brings life

Onye riri anu udene erigo ajo nri
He who eats the vulture's meat has eaten a bad food

Oje na nwayo anaghi emeru aru
He who takes it easy does not get injured

but sometimes you've gotta take it hard sha
Forum GamesRe: One-word Association by echelon(m): 12:42am On Sep 08, 2007
Faith
Forum GamesRe: One-word Association by echelon(m): 12:37am On Sep 08, 2007
Peace
Forum GamesRe: One-word Association by echelon(m): 12:11am On Sep 08, 2007
Visitor
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 11:05pm On Sep 07, 2007
Yeah she is welcome.
Ndi Igbo si na Nwanne di na mba (Siblings are in the foreign land)
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 11:00pm On Sep 07, 2007
[quote author=naija_diva link=topic=19138.msg1474775#msg1474775 date=1189202311]isn't that name yoruba?[/quote]I know the name is NOT Igbo
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 10:59pm On Sep 07, 2007
I disagree that the girl is ugly. I disagree with him
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 10:56pm On Sep 07, 2007
[/quote][quote author=pilas link=topic=19138.msg1474749#msg1474749 date=1189201655]@sharn06,ugly igbo girl.
I disagree
CultureRe: Igbo Names & Their Meanings by echelon(m): 10:54pm On Sep 07, 2007
Is it not the same thing huh
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 7:59pm On Sep 07, 2007
ROTFL
grin
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:54pm On Sep 07, 2007
Ndi be anyi na-atu ilu si na,

Onu akoro mmadu bu chi ya ka akoro ya
Insults to a person also goes to his God

Ife di onye mkpa ka o na-ekwu
Everyone says what is important to him/her

Uche ofu onye anaghi ezucha
One person's wisdom is not always enough
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:06pm On Sep 07, 2007
Uche bu akpa, onye o bula nya nke ya
Wisdom is a bag, everyone is carrying his or hers

Ejighi ike eme uwa
Life should be taken easy

Ka aka ra nwanyi ka o na-atukwasi di ya
It to the extent the woman's hand can go that she places on her husbands shoulders

@faketan, ihe ikwuru bu eziokwu mana ebum n'uche onye guzobere postua bu ka ndi na-abughi ndi igbo were hu ojuju asusu igbo juru.
Ekwela ka nke gi di iche in the inner caucus:na nzuko ndi igbo
Anyi ga-adi!
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:00pm On Sep 07, 2007
@faketan
O bu nna gi muru gi. Ekenekwa m gi.

Ife kpatalu eji si ka a na-atapia ya n'oyibo bu ka ndi na-abughi ndi igbo wee ghota ihe anyi na-ekwu.

I mana o bughi onye o bula mara asu asusu anyi a.
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 3:49pm On Sep 07, 2007
Mma onye nwere ka o ji ana aka
The matchet one has is the one he uses to salute!

Ekwe ekwe na-ekwe n'ute ekwere
The stubborn yields on the raffia mat grin

Anyukoo amiri onu, o gbaa ufufu
When we piss together, we produce foam

if i run out of proverbs, i'll go home and bring ma Igbo notebooks, gaskiya
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 2:52am On Sep 07, 2007
Toshmann i bu onye abakiliki ka i so ndi bakassi huh grin
CultureRe: Igbo Names & Their Meanings by echelon(m): 11:06pm On Sep 06, 2007
kuz:
hey nobody mention my name: uzochukwu ;gods way
You've mentioned it anyway. Great name!
CultureRe: Igbo Names & Their Meanings by echelon(m): 11:00pm On Sep 06, 2007
omoge:
is this love, is this love, is this love, I'm feeling  grin

i love raggae too.

there is a story behind that name  cheesy. i will gist you laterz  cool


my sister's name is Obiazi. how can i interpret that in english?
Obiazi = Youths' heart
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 10:35pm On Sep 06, 2007
Onye nwere mmadu ka onye nwere ego
He who has people is greater than he that has money

Ezi afa ka ego
A good name is greater than money

Mata ghalu ka mmadu na ibe ya ji ebi n'udo
Its by neglecting some faults that people leave together in peace

Ekwughi ekwu mere onu, anughi anu mere nti
,
who can translate that?
Forum GamesRe: One-word Association by echelon(m): 6:00pm On Sep 06, 2007
Africa
Forum GamesRe: One-word Association by echelon(m): 5:37pm On Sep 06, 2007
rose

@lauryn:one word only
Forum GamesRe: One-word Association by echelon(m): 5:29pm On Sep 06, 2007
Titanic
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 3:10am On Sep 06, 2007
Nza rijuo afo, o chere chi ya aka mgba
When the "nza" (a bird) has fed well, it challanges its god to a fight

Onye ndidi na-eri azu ukpoo
The patient eats the fish got with a line and hook
this is similar to the English proverb: a patient dog eats the fattest bone

Mbelede nyili dike ma mbelede ka eji ama dike
Suddeness overcomes a warrior but suddeness is what is used to know a warrior
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 1:15am On Sep 06, 2007
Lekwanu omaricha saiti a na-aku egwu obodo anyi n'ama saiba:

www.radiopalmwine.com

O di egwu ooo

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 24 25 26 27 28 29 30 31 (of 31 pages)