Echelon's Posts
Nairaland Forum › Echelon's Profile › Echelon's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 22 23 24 25 26 27 28 29 30 (of 31 pages)
ogalanya:Nna, afa gi a bu oke afa. I bukwa nnukwu mmanwu! reminds me of one song by Oliver De Coque Enwere nnukwu mmanwu nwee oti mkpu (x2) Nnukwu mmanuwu puta, obodo awara oso Oti mkpu a na-eti Gidigidi bu ugwu eze! |
Amandianaeze - Do we know who to avoid? Udochukwu - God's peace Chinenye - God gives that's the name of ma gurl Mgbechikwelu - Whenever God agrees |
"Obi" has more than one meaning in igbo depending on the tone. Possible meanings are: Man Palace Heart King (for Onitsha Igbo) |
Ihe nke a adi egwu! Bia tosh, chekwalu ka m juo, Nke a onye o bula na-atu gi aka, lee kwa mara na i bu nsi n'ike. Nakwa echeki. maka na ndi be anyi si na Ebe nwata na-ebe akwa na-aru aka, nne ya anoghi ya, nna ya anoru ya Where a child is pointing at while crying, either the mum or the dad is there Ife adi eme na nkiti Things do not happen without a cause english equiv: there is no smoke without fire Mu aga ahucha ebe a na-echi ozo gaba ebe a na-aru agwu? Shall I leave where a title taking ceremony is going on and go where a mad man is being cured? A na-asikwa na Oriri abughi onu nkafi Wining and dining is not stupidity for there is time for everything Barka da Sallah to my muslim friends. Hope you are enjoying yourselves and the ram meat? |
@Youngies thanks for the compliments , i appreciate arts and culture a lotgreater thanks to you for starting the thread A si na Ekechaa n'obu, ekee na mkpuke After sharing in the general house, we still share in the inner house therefore, thanks also to the numerous others that make the thread an on-going success like faketan cute-ass toshmann +osisi presido1 etc etc afterthoughts: as you are back from vacation, i guess you brought a basket full of proverbs? |
Nnoo, Keekwanu? |
faketan:Ha gabara olu |
@topic My names: Echezonachukwu: Do not forget God Chukwugozie: God bless @chiogo "chi" is an integral part of Igbo culture so don't let it get you tired. It's our heritage from our forefathers |
Ndi be anyi na-asi na Onye ji afo mmadu ji onu ya! He that has someone's stomach has his mouthmeans that nobody can be financially dependent and be free. i now understand my propensity to acquire wealth Nku di na mba na-eghere mba nri The firewood in a foreign land gets the food done for them Odi be ndi diri ha Let what exists at a foreign land be theirs Onye bulu chi ya uzo o gbagbuo onwe ya n'oso When you go ahead of your God, you will run and be wearyreminds me of Isaiah 40:31 Jisienu ikeooo |
here is one i heard recently Onye gbulu nwanne ya abughi dike He that killed his sibling is not a warrior |
@doncnn Nnooo @faketan how far na? @everyone Let me speak my dialect for y'all Oooo nnidi na-afio ika? ![]() Actually, this our thread can be better organized. the old members should welcome the new ones and make them feel at home not ignoring them whereas the new ones shld first introduce themselves. all in igbo of caus back to igbo now, Okwa unu nuuru ife m kwuru? |
@rowlandwhy Iyaaaaa Isi na ibi to Port Harcourt? Mu onwe m bi na Port Harcourt also. Kee kwanu? @everybody Keekwanunu? Longest time no see. |
Kedu kwanunu? @topic Ejighi enyo ele ife agba n'aka You don't view something you are wearing on your hand with a mirror Okwute lia enu, ujo ejide ite When the stone climbs up, the pot becomes afraidunderstandably cos it could get broken Agbaghi uzo owere mgba, o dighi echi If you don't fight against the apian way, it will not close at last, my repertoire is exhausted. but not to worry, i've ordered my igbo notebooks to be sent to me as i said i would BTW where are the others? Ka o digodu |
@topic M ga-agba oso mmiri ka o ka di n'obu ukwu I will run away from the flood when the level is still at the ankles Anaghi agba aka achu ihe na-ata alu You don't pursue something that bites with bare hands Oru furu ibe ya ka eji mbazu eli ya mara na o bu otu o ga-adi ya[/color][color=#990000][/color][color=#990000] The slave that saw a fellow slave being buried with a spade should know that he will end up like that Okenekwa |
Ndi be anyi kee kwanunu? Happy independence to y'all. Obu olile anya anyi na agbomafo ofu a ga-ewetara anyi niile oganiru. @topic Uto na-adi mma na njeluta Friendship is always better from a distance english equiv:over-familiarity breeds contempt Ura toba uto, ekwoba ya ekwo When the sleep becomes sweet, snoring starts Ura felu izu aburula onwu The sleep that lasted one week has become death Ije uwa bu onye na-eje, o na-ekepre chi ya The world affairs is as you go, you keep praying to your God Dibia gwolu ozo, ozo gbulu Who can help translate the last one? |
@topic Ndi be anyi si na, Nwa ewu ga-esekpuriri ani wee nuo nne ya ara The kid must kneel down to suck the nanny goat's breast Nne ewu na-ata agba, nwa ya a na-ele ya anya n'onu When the nanny goat chews the cud, the kid looks at her mouth Nwoke adighi ka o na-adi, O naghi eme ka o si eme When a man is not as he used to be, he does not do as he used to do |
action |
darfur:Onye na-enweghi nti ya gbado aka n'ukwu.akimbo Asi na a na-agwa nti ma nti anughi, mgbe egbupuru isi, nti esoro ya ![]() Okenekwa |
@topic Ebe nwanza na-eriju afo ka a na-ebuta ozu ya The place where the "nwanza" (a bird) feeds sumptuously is where its corpse is found Asiri fee izu, o febe efe When gossip lasts for a week, it starts flying Onye tara amu ebune ji ibi ugwo Whosever eats the genitals of a ram will have inflammation on his own genitals Okuko otuto toro n'onu nwere ka o si atu ife The chicken that has boil on its beak has a way it pecks at things Onye nwere nti ya nuru |
kedu ife na ayakwa onye a? |
Ndi be anyi na-asi na Onye a na-eduga n'ama na-ebu uzo He that is being accompanied to the bush to poo poo leads the way Onye aghogbuu ka agbaa He that is deceived is he that is won Onye kwuo na ihe na-ato uto, ya kwuo ihe o na-ato ka ya He that says that something is del.li.ci.ous should also say what it tastes like and of course, you know that, Obughi onu ejiri bite aku ka eji akwu ya It's not the courtesy that money was borrowed that it's paid back n'ikpe azu, Mgbe otu onye isi di mma kporo ndi ara iteghete gafee, ihe anyi ma bu na ndi ara iri gafere When a sane dude leads nine mad men across, what we know is that ten madmen have passed. Ndi be anyi okenekwa, nke onye chiri ya zere. |
toshmann:Bia tosh, nke o bukwu ilu? Ana m aju ajuju o maka na-asi na onye ajuju anaghi efu uzo ![]() Onye biri ka ibe ya biri, okenekwa @topic Ka o rana, ewetaghi onwe ya No matter the size of something, it does not come by itself O bu otu nne na-amu ma o bughi otu chukwu na-eke Its one mother that gives birth but not one god that creates. actually means that though siblings are from the same mama, their personalities are different Onye na nwanne ya yii, ujo a na-atu ya? Who is with his sibling and is still afraid? this is used to say that you still got enemies among your relations. Ndi be anyi noro nu juu |
toshmann:Bia tosh, nke o bukwu ilu? Ana m aju ajuju o maka na-asi na onye ajuju anaghi efu uzo ![]() Onye biri ka ibe ya biri, okenekwa @topic Ka o rana, ewetaghi onwe ya No matter the size of something, it does not come by itself O bu otu nne na-amu ma o bughi otu chukwu na-eke Its one mother that gives birth but not one god that creates. actually means that though siblings are from the same mama, their personalities are different Onye na nwanne ya yii, ujo a na-atu ya? Who is with his sibling and is still afraid? this is used to say that you still got enemies among your relations. Ndi be anyi noro nu juu |
[quote author=+osisi link=topic=43635.msg1512773#msg1512773 date=1190241637]awwwwwwwwwwwwww. Chukwu gozie gi[/quote]Believe it or not, thats my middle name Daalunu faketan na +osisi. Ma ka m jukwa oo, ilu igbo enwere ike igwusi? O dikwa ka ilu anyi agwulaoo! |
Well, Minna is a cool town. I especially liked the traffic. I never was held up in traffic. And food is cheap there too, especially yam. It was not unusual to get 5 moderately sized tubers for N240. Those that served in the villages said that they were given food stuffs free of charge. Cost of living there then was generally low. |
@topic Ngwugwu a ga-ato ato adighi mma ka a na-enyo ya enyo The parcel that will be opened needs not be peeked at Emee nwata ka emere ibe ya, obi adi ya mma When a child is treated as his mates, he becomes happy Ozu nwada to n'uzo, o gbaa n'afa If a daughter's corpse is not brought home to the family, it will show at the fortune tellers' I'm feeling lonely in here y'all |
Onye bu mmadu uzo sibe ite na-aka ya enwe mkpo mkpo ite He that started cooking before another has more broken earthen pots than the other this talks of the importance of experience Obughi otu aku inu si ada n'onu ka o si ato The bitter kola does not taste as it sounds when being chewed ![]() Onye aririo ka onye ori mma The begger is better than the thief but why beg in the first place? |
I served in Bosso local govt area of Niger state. Primary assignment was lecturing in FUT, Minna. During my service year, I became addicted to Fura da Nunu , was careful though not to get entangled with the milkmaids ![]() I was in Tourism CD club. Visited a number of attractions. Very entertaining indeed. My only regret: I did not learn hausa language, just learnt a few to pass by especially the general greetings and market transactions. |
@topic Onweghi ihe anya huru gbaa obara There is nothing the eyes will see that will make it to shed blood Onye ara na uche ya yi The mad man has his own thoughts Ogaranya chie eze, o laa n'ikpo aku When the rich is coronated as king, he enters into the world of wealth and here is a long one, Atulu si na o bu eziokwu na o maghi agba egwu ma akuru egwu gafeta n'ama nna ya, o maghi ihe o ga-eme, o wulibe elu The sheep said that inasmuch as she does not know how to dance but if the musicians pass infront of their house and she does not know what to do, she will start jumping up. |
Ngwanụ, ka chi foo. Ka ọdị echi |
@topic Ọkụkọ rapụ kwọm kwọm, ọ were gịnị zụọ ụmụ ya? If the fowl stops making the noise "kwom, kwom", with what will it use to feed its chicks? Ahia bu ahia, nne na nwa na-azu Trade is trade, mother and child transact used to say that business shld be separated from pleasure or family Otu osisi anaghị eme ofịa A single tree does not constitute the forest @presido1 A nọkwa m mma. Kedụ ka eke si anya anwụ? |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 22 23 24 25 26 27 28 29 30 (of 31 pages)
, i appreciate arts and culture a lot