Echelon's Posts
Nairaland Forum › Echelon's Profile › Echelon's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 23 24 25 26 27 28 29 30 31 (of 31 pages)
presido1:an interesting one! |
A na-asị na Ọkpụkpụ okenye dị nkọ An old man's bones are sharp Onye anakwana nwata ukpana ya maka na o dị anụ Let no one take a child's grasshopper from him just because it's meaty Nwoke nụsia ọgụ, nwanyị enwelụ akụkọ When a man is through with the battle, the woman tells the story Nke onye na-eme ya gaziere ya |
Ndi be anyi na-asi na Onye ajulu anaghi aju onwe ya He that is rejected does not reject himself Agbu ekelu nwa ngwere erugo otuto It's time for the lizard to be unbound Anya kwaba, imi akwaba When the eye starts crying, the nose follows suit Kachaanu |
Ọ ife anyị na-emelụ onwe anyị ![]() glad you enjoy them |
@topic Mmadụ anaghị agbalụ ife bia na be nna ya ọsọ Nobody runs for something that comes into his father's compound Ka ife esina sie ike, o nwelu ife sikarịrị ya n ike However strong something is, there is always something stronger Asị onye ara bia kere oke ihe nna ya nwuru anwu, ọ sị na nke o ji ka ![]() When the mad man is asked to come and take his share of his late dad's property, he says that what he has is better Okenekwaa |
Unu a saala chi? @topic Naanị anụ ji eze ari enu osisi mara nke na-enu inu It's only the animal that climbs the tree with its teeth that knows which one is bittersimilar to english proverb: he that wears the shoe knows where it pinches Ana ekwu na okuku gbanyere aja, ọ chịrị okpa naabọ wụnye Complaint is being made that the chicken put some sand in the dish, it then walked into the dish. Nkịta dina n'uche ọ dị ka ọ nọ n'ụra When the dog is lying down meditating, it appears as if it's sleeping Ya gazie |
presido1:Translate Translate is just to render it in another language, literally, not to explain the meaning. |
@topic Kama ntu ahia ga-anyụ m ahia, m wenegara ya onye ziri m Instead of losing my market due to "buy requests" by those at home, I'll send the requests back to them Mmiri ugo jiri kwọ aka ka ụgbana jiri wụ arụ The water the eagle used to wash hands is the same that the cattle egret used to bath. used to say that you can not satisfy the world no matter how you try Ajụ na-ewona mmanwụ n'isi The carrying pad/cloth is sinking on the masqurades head*warning: meaning not exactly this. this is used to talk of hard times* Daalụnụ |
Ndị be anyị unu a bọọla chi? Nke onye chiri ya zelu Ndeewonu |
Ndị be anyị sị na Aka nri kwọọ aka ekpe, aka ekpe akwọọ aka nri If the right hand washes the left, the left will as well wash the right hand Anya mmanwụ adịghịzị ebe akpọpụrụ oghere The masqurade`s eyes are nolonger where the holes are made for it this is used to talk of hard times Ezi nwanyị dị ukọ Good women are scarce Okenekwa |
@topic the issue is worrisome especially in certain areas of Igboland. my area is moderate sha .I even here that in some places, amongst the required things is a box full (ECOLAC) of Hollandis wrappers for the Umuada. Umuada a nokwa m n'ala In as much as this is a problem, we must not insult our culture as some have already done ![]() Culture is dynamic and the Igbo is a typical example. In this regard, we can talk to our traditional rulers and Ndi Ichie as groups and I believe something positive will materialize. |
Ndị be anyị sị na achụkata onye, achụnye ya n`ụwa ọma When an individual is pursed, after sometime, he is pursed into a world of good. Ife kwụlụ, ife akwụdebe ya When something stands, another stands beside it (normally used to talk about a man and his wife) Anyụsịa nsị ma akapịrị ya ọnụ, ọ bụrụ otoro After pooing if the feaces is not pointed, it becomes dysentery ![]() *the word of elders are words of wisdom* |
Ndị Igbo kwenụ, , mụọnụ, , zụọnụ, , kachaanụ, Faketan nwa mama ị bọọla chi? Kedụ ka eke si anya anwụ? |
Onye agbara egbe n'isi o di ndu ka onwuru anwu? "what is he talking about?" Ikomi:thats what i'm talking about ![]() BTW anoghi m port harcourt ugbu a |
*breezes in* *reads previous posts* *shakes head* @Toshmann & Ikomi O di ka unu amaghi na nwada a bu nwunye mmadu? |
@presido1 Onye isi okelekwa Anyi no bu na-eche gi ka i bia waa oji ma i putaghi n'oge. Anyi we si ka anyi gaba n'ihu ka iwe ghara iwe ndi nna nna anyi ha Kedu ka i mere? |
@Kashif Asi na mgbe onye ji teta ula obulu ututu ya, n'ihi nke a, nnoo Ma mara amara na ogaranya bu omumue omume maka na adighi abu ogaranya abu. Ndi be anyi si kwa na Onye malu na odi ofele, ya puta ka o mee Ekenekwa m gi, *readers forgive me this is a personal msg* |
Iseee *finally breaks kola* Oji a gbaa mkpulu asaa nke putalu na oganihu bu nke anyi *takes mine and chews, passes the tray to others* Ndi ichie nee nu oji were ooo |
Egbe bere, ugo bere, nke si ibe ya ebeela, nku kajie ya ooo |
*clears throat* the kola is carried around for the elders to see, after that , i continue Ndi be anyi si na onye wetara oji wetara ndu Ife oma onye na-acho ka o ga-afu |
Ndi okenye, nee nu oji ututu m ji wee bia. Oji choro ogugo
|
Onye biri ka ibe ya biri, anokebeghi m n'ulo unyahu. Ndi be anyi na-asi na Uwa abu nke onye? Who owns the world? Nwanyi choba nwunye di ya okwu, o si ya nye ya mmanu ka o wee taa akwu When a woman wants to make trouble for her co-wife she asks for palm oil to use to eat palm fruits Anyi na-asikwa na Achou onye n'ikwu nna, o naa n'ikwu nne ya When someone is pursed from his father's house, he goes to his mother's house Ndi be anyi ekelekwa mu unu, Noronu juu |
*clears throat* Ndi be anyi una aboola chi? *clears throat again* Ka anyi waa oji ututu, @Faketan Nna nee oji nara m, goo ofo nia maka ndi Igbo |
Treasure |
Lost |
Ochi agha, Oke afa , Afa dike odighi nfe |
LOL This one pass Whataburger ooo I used to think they prepare the biggest, hmmm Ihe nke a adi egwu. |
*clears throat* Mmadu anozikwa ebe a? O di mma, a na-asi na Gbara agbara rie ede, maka na ede bu oke mmuo! Eat Cocoa yam with caution, because cocoa yam is a great spirit Aturu makpuru n'ala makpu kwa na elu okpukpu ya. The sheep that is lying on the ground is lying on its bones Anyi we na-asikwa na Ososo mmiri ji banye n'ime olulu, o gbajie ukwu When the flood runs into a ditch, it brakes its legs Nodunu juu ndi be anyi @Faketan M ga-acho ka i nwuru okwa n'aka wee bia ebe a echi o |
Ndi Igbo si na Ukwu okuko zoro nwa ya anaghi egbu ya The stepping-on on a chick by its mum does not kill it Ebe onye no ka chi ya no Where a person is, his god is there too Ebe onye bi ka o na-awachi Where a person lives is where he maintains |
@faketan Nwokem okwa eche m na isi na itapi okwu na bekee na-esiri gi ike. I hula nwanyi ugbu a nweta ike ![]() |
The issue of scam,con,419 is truly ubiquitious. It actually started in the west with guys like Victor Lustig(the man who sold the Eiffel Tower), William Thompson, Joseph "Yellow Kid" Weil George C Parker (sold NYC monuments to tourists), etc. We even have living con artists like Robert Hendy Freegard James Arthur Hogue, etc The only difference is that while the western con artists calls the target the "mark", their Nigerian counterparts call the target the "mugu" |
faketan:faketan, Onye biri, ibe ya biri, Aputalu m ula (lafia lau ma o bulu ndi ugwu) Aka m batasia n'ulo m ugbua ebe mpuburu na mba maka icho ihe afo ga-eri. Onye tuo mu Nze bu na nwa, m ga-aza n'ihi na obu afa otutu m |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 23 24 25 26 27 28 29 30 31 (of 31 pages)


