Echelon's Posts
Nairaland Forum › Echelon's Profile › Echelon's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 20 21 22 23 24 25 26 27 28 (of 31 pages)
oroma ![]() gwam anu kporo nku na-eju onu? |
ifyalways:Ekene diri gi, Ada eji eje mba! [quote author=+osisi link=topic=19138.msg1839574#msg1839574 date=1199984908]Ndewo by brother. kedu kwanu?.[/quote]O di mma. A huru m na admin akpuputala gi na kirikiri. Gini ka m gwara gi? Na emechaa ihe di oku ga aju oyi. Ya gazie |
cecegorz:Iseeeeee! Amen! Ekpere niile bere na amen. Happy new year to you too bro. |
nightnurse:No. its Onwa nightnurse:Ede? Gwam polisi ukwu aja? |
I wasn't after your prize because I've already got my own asa mpete here with me , besides you can't give what you don't have |
@earthrealm Methinks your forefathers used the internet? Improvisation is allowed in Igbo |
nightnurse:Ikwe Gwam otu ibe ji zuru uwa onu? |
U are welcome Nwunye okuko gwara egbene na ya ekwerela idina ala ma ya kwe ka ugbene foduru ya n'isi The hen told the rooster that she has agreed to sleep with him so that he would allow her retain feathers on her head Odighi ihe akika nwere ike ime nkume There is nothing the termite can do to a stone Ukwa na-amiri ndi na amaghi ata ya The bread fruit grows for those that does not know how to eat it Umu nne abuo na-azo ani, akika ana eso eze ya When two siblings are fighting over land, the termite sharpens its teeth |
@nightnurse Don't you think it will be better if the next poster answers the previous "gwam gwam gwam" before asking another one? youngies:Afo! |
gwam oti nwata n'ihu nne ya? |
earthrealm:Ama saiba @nwando how na? |
@youngies I think "iro anya" means "to frown". "iro anya" is more in the negative;shows disapproval/displeasure as opposed to "to wink" which is more friendly @tosh nwa mama I'm sure you made that one up ![]() |
toshieeee Agadi nwanyi anaghi aka nka n'egwu o mara agba LOL |
@Freewilly This online resource offers lessons on the language: http://www.uwandiigbo.com/ |
Ndị okenye sị na onye sị na ọ na-eri udele, ya rie ọgụ udele abụọ ka ọ pụta ya n'ahụ Our elders say that whosoever says he eats vulture should eat forty vultures so that it will show on his body Adịghị agba aka ahụ ndị mmụọ You don't see the spirits empty - handed Aka akwọghị akwọ na-eje n'ọkwa ngana ngana An unwashed hand approaches the mortar lazily |
Ndị okenye sị na onye na-achọghị inye nwa agbọbia ụtụ na-asị ya soro ya laa n'ụlọ ka o wee nye ya Our elders say that a dude that does not want to give a maiden "ụtụ" (a wild sweet fruit) asks her to follow him to his house so that he would give her |
A colleague just told me that Nnenwanyị na-amụ nwa na-eti mkpu bu ụmụagbọbia ka ọ na-eyi egwu A matured woman that shouts while giving birth is frightening the maidens |
@youngies thanks for the compliments ifyalways:I'm into Igbo literature ![]() ifyalways:It means: "Those that preserve my life, those I preserve their life" I wouldn't call that a proverb. Just an expression: a phrase ifyalways:the nickname is echelon ![]() |
Hmmm, Faketan akuko gi a di kwa mma. O bu udi akuko a na-adi m uto na nti. Umuada igbo bia kparakwa ndi okpokoro foduru ka Igbo na-amuba! |
Na nwamba adịka nwayọ bụ na oke agafetebeghị ebe ọnọ That the cat is quiet is because the rat has not crossed its path |
Iseeeeeee! Ya me ooo Afo ohuru oma dinyere unu niile. Ekpere anyi bu ka afo 2008 ka 2007 mma Now 2008 is a leap year & cos of that, y'all will take a quantum LEAP in all facets of your life. One Love |
Ọ ta anụ mmadụ jikere ụkwụ o ji agba ọsọ The human flesh eater should be ready to run Ụbochị ajụrụ gịnị ka a ga eri ka afọ na - ejubiga oke karịa The day it is asked, what shall be eaten, is the day the stomach is overfed Asị onye nwe ihe na ọ bụghị ya nwezị, uchu alaa When the owner of a thing is denied his thing, diligence will fade talk of capitalism |
Anwụ kee, ahụ ihe nte gburu When it shines, what the cricket killed shall be seen Aka gara n’ite mmanụ anaghị ana n’efu The hand that visited the oil pot does not go away empty - handed Eji akwụkwọ na - atọ nwa mkpi ụtọ esi anụ ya The leaves delicious to the he - goat is used to cook its meat |
Ọlụ bịara mmadụ ka ọ bụ okorobia bịara ya n'oge ọma A task that comes at ones youth comes at a good time E chetara nchi arụ, ọ taa If the grasscutter is reminded of biting, it bites Onye ọbia na - eje, ọ dị ka o nweghị ụlọ When the visitor is travelling, it appears as if he does not have a home |
Igbo bu Igbo, okenekwaa. Nke onye chili, ya zelu. Merry Xmas and Happy NewYear 2 Y'all + keep outta trouble so you can still celebrate 2008 xmas maka na a si na Anu gbana taa, echi bu nta. Nodunu juu |
Ogbu agwọ na-eze ndụ, agwọ na-eze ndụ The snake killer is protecting his life even as the snake protects its life |
Ejighị ifele ata ọjị nsị You should not, because of shyness, eat a poisoned kolanut Eze mee ajọ omume, ekpulu nkata n’iru gwaa ya ajọ okwu When the king misbehaves, his subjects will cover their faces with baskets and insult him Dinta na-ede anụ, odudu na-ede dinta As the hunter aims at the game, the tse tse fly aims at the hunter |
Ada adi achi enwe n’elu maka na nne muru ya n’elu The monkey does not trip on the tree because its mother gave birth to it on the tree Ubochị onye ori ga-akwa nne ya, ndi ihe ha furu agarube On the day the thief will perform the burial ceremony of his mother, everyone losing a thing will attend Oke osisi daa n’ala, ụmụ nnụnụ eju n’ọfia When the great tree falls, birds will abound in the forest |
Agadi nwanyị kaba nka o dị ka ejighị ego wee lụọ ya When the old woman starts aging, it appears as if bride price was not paid on her Eriri ma ngwugwu, ngwugwu ma onye kere ya The string knows the parcel, the parcel knows who put it together Eke niile dị ogologo mana enwere eke nwe ohia All pythons are long but there is a python that owns the forest |
Mmadu agaghi eji maka na nna ya biara ya uwa wee nyegbuo ya na nri You should not, because you father re-incarnated as your son, overfeed him |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 20 21 22 23 24 25 26 27 28 (of 31 pages)

, besides you can't give what you don't have