Echelon's Posts
Nairaland Forum › Echelon's Profile › Echelon's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 21 22 23 24 25 26 27 28 29 (of 31 pages)
A si na Nwoke adighi ka o na-adi, o naghi eme ka o si eme If a man is not as he used to be, he does not do things as he used to o bu oru na ekweghi m ahu uzo ![]() |
I thought so too when I saw it the first time. But it said: A na-atu ilu si na, |
Ify, ebe o bu na i chetaghi ilu i ga-eji wee kwado onwe gi, ka m nyere gi aka, Ndi okenye siri umu nwanyi jee ogu, ha wee jee gbuo mmadu iri abuo, ha lota ajuo ha ka agha si wee di, ha si na ha emeghi ihe o bula, asikwazia umu nwoke ha jee, he wee jee wee gbuta naani otu isi, ha lota ajuo ha ka agha si wee di, ha si na ha na ogu na-eme! Ndi okenye wee kpebie na o bu naani umunwoke ga na-eje agha ka mmadu wee ghara i gwuu The elders told the female folk to go to war, they went and killed twenty people and returned. When asked how the war went, they said they have not even done anything yet. The elders then asked the male folk to go to war, they went and came back with only one head. When asked how the war went, they reported that the war was very serious. That day, the elders ruled that only the men folk will always go to war so that the human generation shall not be killed off. |
Ifyalways nke a bu nke gi Ndi Okenye si na ike umu nwanyi bu n'onu, nke umu nwoke bu n'okpukpu aka ![]() Our elders say that the strength of women is in their tongue, that of men is in their muscles |
ndi forum gbaghara m, m ga-ebido debekwara unu ilu n'oge na-adighi anya |
o na-azaghachi ngwa ngwa too unmatched |
she has a seasoned mouth too ![]() as you can see |
Yougies o di ka i choro i try ifyalways, i maghi na di lady bu seasoned ada eji eje mba? |
maybe she's on vacation ![]() |
Ife naghara oru bukwa oru Whatever stops you from working is also work |
fesse:Ada e ji eje mba i hope you know what that really means? |
chanty: echelon kedu ka imereOnye Igbo anambra kpom kwem |
@Bookru Noo! I biala? Deeje! |
kenmentor:Nnaa udo di. Ana m agu ihe niile unu na-ede. Igbo bu Igbo, unu aboola chi? Nke onye na-eme ya gaziere ya. Anyi anaghi asi ihe ojoo emela kama ihe ojoo emela anyi. Egbe bere, ugo bere, nke si ibe ya ebela, nku fiajie ya oo. Nke a bu ofo m na-agoro unu niile. |
I was at my town over the weekend and they told me that: Ofeke amaghi na nwanne ya bu obia The fool does not know that his sibling is a visitor! |
toshmann:Otelaa ooo. @topic Onye ọ bụla ji ọfọ mana ọfọ ma onye ji ya Everyone claims commitment to ọfọ (Truth and Justice) but ọfọ knows who is committed to it Oji ọfọ ga ana Whosever is committed to ọfọ will be free Otu onye anaghị akarị oha One individual cannot be greater than everyone Otu onye anaghị abụ nna oha One individual cannot be the father of all Otu onye siere ọha, ọha ga-ericha mana ọha siere otu onye, onye ahu agaghị erichanwu If an individual cooks for a group of people, they can finish the food but if they cook for the individual, he cannot finish the food Mmadu anaghị akarị chi ya You cannot be greater than your personal God Ọjị anaghị asụ asụsụ ọzọ ma ọ bụghị Igbo The kolanut does speak any other language but IgboThis is used to say that it is difficult to explain these sayings in other languages |
Cute-ass, kedu ebe i no? this thread is missing you! ![]() |
I heard this one today Anaghi eke onye nyuru aro n'ulo mposi okpo You don't knock someone on the head when he farts in the toilet |
Ngiga = Metal basket Evidently the English do not have a single word for that because they do not store their fish over the fireplace in the kitchen ![]() whatever you want to hear? |
america |
grafikdon:Good point. Maybe the rest will be called PERIPHERAL Igbo |
@kenmentor Kedu nke na-eme? @Ndi Igbo Ndi be anyi, biko, lee nu efere oji a nara mu. Kponuu ndi eze ka ha bia waa oji ooo.
|
ifyalways:it means: When the vulture eaters have assembled, they will bring down the "ngiga" Ngiga is a kind of small metal basket used in the kitchen for storing ingredients and smoked fish ifyalways:Take more benefit of doubt but do not abuse it! ![]() |
nwando:Ugbu a ka m ghotara! Nwee ndidi na emecha ihe di oku ga aju oyi |
ifyalways:He that has the palm fronds is he that the goat follows giving you the benefit of doubt ![]() |
ifyalways:I don't believe you when you say you can't translate that ![]() Ndi be anyi si, Onye zakoo, ya kpoo Whoever that sweeps should also dispose the refuse |
Ndi Igbo hold that A hapụrụ ndị arụ obodo, ọ ghọọ obodo ndị arụ A nation abandoned to evil men becomes an evil nation Ofu onye nie onwe ya, aka ya apụtaghị, ụkwụ ya apụta If a person buries himself, either his hand or leg must show above the ground Onye gbara ụmụnna ya mgba, isi na ebu ya aja aja He who wrestles with his kinsfolk will have his head covered with sand Onye kwụlụ so ya, ijiji atagbụe ya If a person stands alone, flies will devour him daalụ nụ |
Adighi ekpuchi afo ime aka You can't cover pregnancy with hands ![]() |
@topic Mba ji na-akari nruli n'oku Some yam tubers are too big to be roasted O bughi otu ife nracha si ami[/color][color=#990000] It's not how fruits/sweet things germinate/grow used to say that good things/conditions will not last forever take care |
nwando:Isi na i no na kirikiri? Ihe ahu bukwa ulo nga. Cheta na Mgbe onye jiri teta ura, o buru ututu ya Whenever one wakes up, it becomes his morning |
Ogbu opi na-eficha imi The flute blower has to clean his nose |
toshmann:Nna biko biko, agbafuna. Okwanu ndi di ka gi na-eme thredi anyi bu ndi Igbo ka o na-ekpo oku. Toshmann nwa mama, kee kwanu? kedu maka jo-z? BTW Tosh, I'm not your enemy. I'm just an observer ![]() @topic Iwe nwanne anaghi ewe n'okpukpu The anger you feel for your sibling does not get to the bones |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 21 22 23 24 25 26 27 28 29 (of 31 pages)

as you can see

onye obula buzi onye iro. alaa la nu m 