Faketan's Posts
Nairaland Forum › Faketan's Profile › Faketan's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 22 23 24 25 26 27 28 29 30 (of 54 pages)
Where are those who desire change genuinely? Not those who complain because they are not yet in the position to steal. |
hmm almondjoy:No to even the last one?lol Happy sunday to you too. |
It takes people of integrity who are willing to sacrifice to change the course of history. Do you want to make a difference in Nigeria for our own good and the good of all Nigerians? Can you stand the temptation of monetary gain? Do you believe Nigeria can be better than it is today? Do you believe u have something to offer? Are you a human being? Then. . . |
@doyin Let us hope so |
Presido, onye amuma ugha. Oge niile I na-ebu amuma ugha na-ekwu onye bu na onye na-abughi? I dikwa sure na obughi gi bu dafur? Otele toshman, faketan bu . .ginidu. Nwoke m Igbawa afa aguu ga-agugbu gi o. Thank God na inwere aka oru. Ify meeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee biakwa ebea. A na m eche gi |
handsome_:You tell me. lol |
FIFA world cup 2010. Nigeria in the same group with south Africa, Equatorila Guinea and Sierra leone How una see am? http://fifa.com/live/competitions/worldcup/preliminarydraw/drawcast.html |
OBJ IBB Sam Egwu/Nnamani Peter Odili/Ibori Atiku/Maurice IWU Adedibu |
I would be stupid to even attack you, cus you aint worth it. i said that from my own perspective, we had a maid and my parents sent her to school, paid her and fed her, while she stayed with us, but she was sneaking from school to go visit a guy. when she got pregnant, we made sure the guy owned up to his actions. and they are married today. so if you want to judge go find someone else, cus i ain't got your time.Well you sent her to school, paid her and fed to stay in your house and watch TV, go to cenema and will never do anything for you. Haha. Very funny. Good enough you made the guy take responsibility. Remember u did all that for the services that she provided. That does not remove her right as an individual. The right to sex like you have or may be u are a virgin. |
but gini? kpoo okwu afa. Onweghi ihe a na-eme onye army |
Oburu Tosh ka O si na onu, nuru mmanya gawa. Tosh ejighi okwu. Jee juoro m Ify moooooooo O yanwaa maaara ihe na-eme ututu na ehihie. NWOKE OBULA NWERE ONYE DIKA IFY LEE ANYA EBE OZO NWERE NSOGBU. Maka ify bu nwanyi na bed, ify mara mma, ify ma ka esi meta amu obi oma, kedu ihe i na-acho na ebe ash no. Tosh choro imebi ify m obi were nara ya mana IFY KWESIRI NTUKWASI OBI. . . Meanwhile O gi bu Okenye a na-ekwu okwu ya? Pres, presi, presid, presido ![]() Pres wepu anya ebe Ify noo. Ahapuru m gi nnenne, nke ahu ezughiri gi. Hapuru m ify m. O ma akwa asa aru marakwa onwe ya. |
Pres presi presid presido. O di mma. Al right |
Ukwu m ana-ghi asi asi. Nani okwu ikwuru ahazichaala m nkem. Ugbua ka m bia hazia gi nke gi. Nozie ofuma. |
Umuigbo ekenekwa m unu. Ify mooooooooooo. Onye m ji eje mba. |
Ify di mma. Soso ike ihe O na-aya nnukwu bedmatics. Oka na-ezu ike nke anyi mere nisi ututua. Asiri ka m kulie metara ya breakfast |
romeo:ONYE ARURUALA |
ThoniaSlim:Very funny. how many maids are helped? Look at the derogatory way someone refered to maids, take her and her ghana must go meaning that all they can have is ghana must go. Any body who is priviledged should know that everybody is human no matter what role they play. If 90% of youngsters cannot control there sexual feelings, then she shld not crucified. [sub]forgot her crime is that she is a maid[/sub]She is pregnant not hailing her though but how many of the ppl here have never got pregnant or procured an abortion? The problem here is cos she is a maid. Too bad she under 18. But have done worse. If you like attack mee. . . vava vooooooooooooooooooooooooooooooooooom |
well I do not want to believe it istrue but if it is, he deserves a week vacation in the baboon section of Ibadan zoo. |
That is what I am talking about that it has notthing to do with money. Ikomi na-acho uzo O ga-esi nweta m.Yab master In fact O ma na ihe m na-ekwu bu eziokwu |
But bia paanu service nwanna. Achobeghi ka akpa m fuo na BA nke m na-acho inwu na Virgin Nigeria. Ibanyekwa Virgin Atlantic agba gi Insecticide ka anwunta> meanwhile it depends on what u want. E nwere direct and indirect. |
E m Ikomi on a more a serious note. It is not a matter of spending money. To be since if it is money I will be in naija for 2-3 months and nothing go happen. The problem is that I have a time set OK. Well I whatever u want to believe sha. Nsogbu adighi. Nani break m nwere bu christmas day. So I ga-aghotazi ihe na-emenu. Ikomi bia gawa Iraq. |
Hahahahahahahah, romeo, a dighi m eso akpati ozu ala. Luftansa ka m na-eso ala inugo nwoke oma. Project m ji agaghi enye m ohere I lota nna. O nwere ihe mere Ify. Anyi ga-ama mbe n'abo nke bu oke Ify bia gwa m how far. |
Bank PHB stock how good is it? Can you do a bit of analysis possibly comparing it with Zenith bank's offer. |
Chei Tosh abiala ozo hoya hoho hoya. Biko Tosh onyekwanu bu agnes? Esoghikwam gi achu ashawo. Orutubeghi m nke otu ahu. Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeee ihe a bu ogwu oke. I na acho uzo I ga-esi napu m Ify m. Mana ify ma onye m bu nke oma. O mara ihe m ga-emenwu. Ify moooo Ekene m umuigbo |
hahahahahahah!!!!!!!!!!!!!! Tosh, o nwere ihe chefur I ju gi. Isi na I maghi na ule I na-akwado bu MOCK na nke ezigbo ya bu January. Mgbe m chewara ihe otu ihe gbara m n obi bu NASU. Ihe bu udi ihe ndi NASU na-ekwu mgbe anyi no undergrad. NASU = NON-ACADEMIC STUDENTS IF YOU LIKE YOU PUT UNION, na u put am. Ndi otu gi na-agba OPP na-ejonsighari na-abu ofeke na-amaghi mgbe ekere nku ukwa. Tosh, gbado anya guo akwukwo nna gi ziri gi. Hapu ihe no na g-string. O na-egbu egbu. I jewala I cho akwuna ozo. . . cheta obiri n'aja ocha. I ga-asi na m agwaghi gi? Toshi nwa amama anu a na-agaba egbe O na. . .(fill in the blank space) Ify moo. bataba osiso kam were mere di thing ka Tosh jee choro ashawo o ga-adu. EWooooooooooooooooooooo |
Haha, rov gi ahu bu nro IBA. Kulieeeeeeeeeeeeeeeeeee Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee |
Tosh Tosh, ama m way gi far back. In fact na-ani ihe na-esere m na gi bu okwu nwanyi. Ma na ebe m no nwere ntasi obi bu na emecha m turu ugo laa. O buru maka ify, biko we[u anya ebe ono Inu. Love akporo anyi laa. Inu uda ya mgbe anyi na-eme ya eeeh. chei, rokwu Nwere ndid inu tosh. Ezigbo nwa. Fesse na-acho gi since ijukwala ase ya? |
Tosh nke m. welcome back. O buru mgbe m mere nke m, mock na-abkwa uru. Hahaha Tosh abiala ozo hoya ho hoya. Anu a na-agba egbe O na-acho condom Anu a na-agba egbe O na-ado g-string Okokporo gada nga. Toshileeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Oji otu eri, Abali agba aka Nani Tosh nwe aha otutu ndia. Agboghobia huru tosh gbawakwa oso. O jikwa weapon of mass destruction. Ebe O gafere a na-ajekwa maternity condom or no condom. Igbo bu Igbo ekene mu unu. I wish you all ogologo amu na otu gbara aji |
Presido before nko? Onye huru ugo ya jaa ya mma nihi na-anaghi ahu ugo baa. Ify bu olaedo nwa. A ga m aluru ya computer ma nke ihe obula. Ify mooooooooooooooooo Bia detu m aka. |
Presido na Ikomi nke a onye obula na-achuzi ify m, nke ahu O na-abuzi mkpari ka o bu gini. Oburukwa mkpari unu tinyekwaya na panti unu ka O na-abudi drossi ka unu na-eyi? Kedu nke bu onye obula bia okpoo ify? Ogwara unu na ukwu adighi efe ya oku. Kpachapukwanu anya oh. Ikomi, babyosisi abiago ngwa sochiee ya. Wepu anya tupu ihu ihe nna gi huru. Pres Igakwala Tiv? Jee side ahu. Imechaa Ibia gwa m ihe i metara. ma ya buru maka ify wepu anya. Lekwaa nnenne lezie ya anya. Umuigbo ekenekwa m unu. Hehe nwando otherwise known as babyosisi or +osisi jisie ike. |
make u na help me see this small girl oh. Isn't she cute? https://www.youtube.com/watch?v=g4913H_b1wE |
moi bien |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 22 23 24 25 26 27 28 29 30 (of 54 pages)

. they would come and cause problem for families that want to help them. same thing happened to us. but in our own case, the guy accepted the girl and they are married.