Ifyalways's Posts
Nairaland Forum › Ifyalways's Profile › Ifyalways's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 817 818 819 820 821 822 823 824 825 (of 1020 pages)
Your vision will become clear only when u look into ur heart. . . who looks outside dreams,who looks inside awakens ![]() |
Otuto diri gi maka ihe oma nile i na emere m.I mela |
Rubi, @ all weekendi oma nu atacharam ukwa ja eze amaghim ihe okwu a putara ![]() |
Tasiana ooooooooooo Tasiana,Ikomi a luola nwanyi ![]() @all,Okenekwa naveyah,ndeewo. |
what was the question again ![]() |
Oh la la ! ![]() |
Na real waooo 4 dat country.When wud the messaih come? @deepsoul,u are dawm so funni |
Isaiah 60v1a "Arise shine for thine light is come" |
We shall overcome by the blood of the lamb and the words of our testimony. we are more than conquerors ! |
O dim ka na nro,ihe oma Chukwu na emere m.Nna bu na eluigwe,N'ezie i huru m na anya. |
LOL. di threadi bu NSI nochiri uzo,onye bata,o mustu pubu aso(spit) ![]() ihe niile bu maka onu(joy) na egwuregwu n'ihi na uwa bu paw paw. Rubi esokwam gi achi di thing dikwa funni i hope na iri nma? |
Shoes get size but If i spot a good shoe dat wud withstand the test of time,is durable and i like it BUT not my size,i wud buy it i wud either stuff it with tissue paper or get it expanded to fit. ![]() |
Its worked for some,it turned some others to recyled Okirika.From Johnnys house to Polycarp room.I personally wont go for that. |
LOL @replies Are dildos out of circulation? ![]() |
NO, i cant |
Is there an ideal age really? well for me : 25/26 for a girl 32/33/34 for a guy |
ole everybodi? o nwere ebe ihe na eme happen? ya gazie |
Youngies na Pres a dim sure na unu a nwuola ihe na agu unu? ![]() Echelon,lol,deje.ilu nke a togbugom "nwanyi lelia di ya. . . . .but it should be vice versa both ways,it goes.@Topic,nkita si na ndi nwere ike a maghi ano odu Dog said that those ppl blessed with nyash dont know how to sit. @Mortiple,i nwetabeghi linki egwu ahu? Rubi,i mere olia?Ya gazie Kashiff na Nwakaibe,udo chikwa na side unu |
LOL thank heavens say na Ekwutosi be her name ![]() Ekwyyyyyyyyy ![]() nice story ![]() |
Bad news and stories everywhere,everyday,when wud it ever end? ![]() |
LOL ![]() |
ewo,how did it happen? ![]() |
DeepZone:and i was thinking she was a delta babe ![]() |
wow |
Baptist ![]() |
what happens after the so-called arrest that is the main gist i need to hear |
That boi is pweety ![]() |
Pres iwu onye ara. o di nma ma o di njo,i choghi ima,abi? lol anyway o dikwa nma,ebe o bu ara bu nkpa gi,i ga enweta ara soonest Onye kwue ihe bu nkpa ya,umu nna ya a turo ya meeting when one tells his kinsman his problem,they wud profer solution for him pres ara jenny kwanu? o gbula gi? ![]() |
rotflmao same rat race erhm,whos next ![]() |
youngies:ewoooo ! ! ! ala aruola,biko Youngies ga nwurutu ara,i think u really do need it.ga nwuru ara tupu ara agba gi ![]() presido1:hmmmn ara nwere nafdac nomba ka o bu nke ole?ndi nafdac e kweghi enye nke m nomba onye o bula ventureru nwuo di ara is doing so at his own risk ![]() lol,ndi ara ato ![]() |
youngies:Youngies,is this the translation ![]() odika ara a na agu gi. nnam si na nwoke a naghi aju ara,o nwucha ara nne ya,o nwuo nke enyi ya nwanyi bia nwurima nke nwanyi ya till ebighebi ![]() unu elekwara egwu boolu ndi be anyi na dni holland?boiz ndia jikwa egwu na okpa,there is hope ![]() |
haa iwe ga ewekwa m ![]() onye jikwanu di ara?onye na agwa onye ha wepu onu na ara m sef? ![]() agbara aka na azo ala,onye ji ji a na akonye erhm,omo this proverb no get translation hoha ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 817 818 819 820 821 822 823 824 825 (of 1020 pages)

amaghim ihe okwu a putara 


i hope na iri nma? 
