Preselect's Posts
Nairaland Forum › Preselect's Profile › Preselect's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 50 51 52 53 54 55 56 57 58 (of 106 pages)
BlackPikiN: Adabeke'm chop my moneyLol ![]() Blackpikin. Nke m ka njo. Ify don chop my heart. And my soul. Ndi mbano! Ndi mbano! Adabekee, toshman, Ify. Ndi mbano emee m aru o Ify ndo nu oooo ![]() |
Ify m o ![]() Odimn'obi keduzianu gi o? M ga e dere gi poem n'abalia. Biko Ify nkem o. |
ifyalways: Who cares ?I care ![]() xoxo |
Maria-Goretti:Ahu Naha amala gi aghirigha. Imaghi kwa onye toshman wu. Ina azakwa toshetti, Nwoke ahu dikwa egwu o. Ify m Ify bikozianu, o, akwanwa, asampete, hot Ify. Owu maka transfer? Ebe obula ichoro ka anyi ga ebi. Even Amsterdam anyi agawanu. |
ify enwee ihe m mere biko gbaghara o the thing ekweghi m odidi https://www.youtube.com/watch?v=vGb6qMlAEG8 ebegbuola m onwe m kemgbe taa |
ifyalways: Tosh sendia the poem to me, a gam a-forward to Maria. ifyalways: Pres elect don't just talk to me again. Lekwanu nkpari!chinekem eee chei, ify m naga tosh poem oooo as for you toshman , enwerem big plans for you . . dont worry, anyi ga ahu by next week. |
if jim iyke chop corn can make front page. if omotola buy new cloth can make front page. if mercy johnson can make front page because she made her hair, if tonto dike tattoo made front page, why cant pres-elect is back make front page? ![]() abi their papa na class rep? or their pastor fat pass my pastor? them pay higher taxes than me? abeg moderator, fire this thread to the front page asap or else . .. . . . ![]() |
Nnaaa lekwanu o, unu hugakwa ihe m huga nga. Toshman anyuola nshi na bible. Lekwanu Anya o. Tosh ejila style maburu umuoma Nile bataga ebe a. @blackpearl ndewo o. Imebekwenu onwe gi introduce gi ibu Uzo chowa tosh . Owughikwa otu anyi si eme. Odi m ka iwu onye ohuru ebea. Ndewo. Foto gi Amaka. ![]() |
you go wait tire ![]() bia ka m guoro gi poem . . .(only after ify nyere gi permission) ify m uo ![]() oyi m ji eme onu ada di obi m mma akwaugo m ![]() |
why is this not yet in the front page ![]() ![]() |
achi no worry. i have big plans for toshman . . . hapugodi ya ka o na e-zuzughari. . .m ga eme ya ihe. i'm on your side. toshman ga etiwa obi maria ma anyi gbachi ya nkiti. m ga eme ya vengeance ihe o mere m na ify m ![]() |
my sister, this is hot news and should be on front page ![]() after all, what is the difference between jim iyke chop corn and pres-elect is back? ![]() |
first of all i went nowhere. ![]() but ive noticed that there are lots of useless threads making front page these days from celebrity section. na im make me kukuma come enjoy my own share of front page story ![]() everyday person go look front page for better thing na so so yeye celebrity story front page carry. . . rihanna like chris, tonto dike coughs, genevieve wear green blouse etc etc etc . .so next front page story . . pres-elect is back (from nowhere)OMG ![]() |
Ify di Obi m mma Asa nwa evergreen! ![]() i Mara mma karia umunwayi Nile nu n'uwa. Ndi Nile choro imebi aha gi agaghi a-succeed-i. I Kara aka. |
Toshman anaghi e-miss-i volibolu mgboto na Olympic. Ogwula the only sport o na ele na Olympic. Even at that, jugodi ya ndi meriri gold na volibolu mgboto ahu, ogaghi ama ![]() Maka o legaghi ndi meriga na ya wu volibolu, enwere ihe ozo olega ![]() Adabekee, gi na ndi choro ilu gi ebe a, unu ekpeziela? Anuru m na bride price ndi mbano wu akirika. |
ikekings: @pres-elect mu na ya bu abuo.....lolIfy is occupied. Efe enyeghi. Puo. O wu gi ka m ga aria ugbua? After two yrs of tosh wahala, finally Maria-Goretti abia kpopu tosh. Hapurunu m Ify m. Aga m ata akpa Amu gi o |
agabaI23: Maria bu mkpobiri aha Maria -ghono sorry GorettiAgaba, Ina agba bolu ebe tosh na eri nri. Tosh anaghi kwa eme nwanne na nwayi. O ga akusukwa o . Bikonu ka anyi nyere tosh na Maria encouragement Mara na hopefully Maria nwere Ike gbanwee tosh ka ishi zuo ya oke. O choochi. |
ikekings: @pres-elect anam agwa gi?Mu na Ify wu one. Ijuo Ify, ijuola m. ![]() agabaI23: Maria Gorretia na-ada ka Maria ghonorrea na nti hehe.Toshman ga alukwa ogu o toshnwayi jiri maka Maria change a aha ya. Si na ya zagazi toshman-Ga'alugi ![]() O na akpo Maria his "brand new asa 2012 model" ![]() Biko ka m jugodi nu o, okwa nne muru toshman? |
ikekings: @ifyalways lol..... O ka osi di?Yes, o wu ka osi di! ![]() |
Dianyi inokwa na nsogbu. Mara ihe gi na toshnwayi ga emezi. And maka adabekee, okwa ima na adabekee wu onye mbano? Idi sure na toshnwayi agabeghi na azu ga gwa ya something in an mbano way, the girl e lee watch As for me, a di m happy na Maria akpopula ya from my Ify. But this tosh dikwa egwu o. Olee nnoo otu oshi megharia Maria Anya? Maria wuzi onye ya na ya na akpa two-a-side. Ha nutu ha emee disappear unto voicemail. O choochi! Ebelebe igba. Na look I de look una ![]() As Long as I have my ifydarling |
Maria-Goretti:Ihe ukwu mere ![]() Maria-Goretti:Alarm don blow Maria achoghi kwa inu anything now na awughi toshnwayi. Ebelebe nke igba!!!! Igbo ya gazie o Ify nke NANI mu the one and only. Sexy hot sweet honey. My deeaarest Ify Mu na gi ga ebi, onye Oma |
Toshnwayi si aha ya wuzi Toshmann-Ga'alugi ![]() Agha di n'ulo ![]() E noticirim na toshnwayi na Maria abaala voicemail! ![]() Hia! At least that means he won't worry Ify again ![]() Me and my Ify forever |
Ebelebe igba ![]() |
Heheheeee Osetiela ![]() Toshnwayi ejidela Maria ![]() Achi4u okwa inyela toshnwayi touch and follow. E notice la m na Maria e change la tone of language ![]() |
@maria-g, Americans will say "you ain't seen nothing yet" Welcome to the nairaland ohaneze ndiigbo. Ya gazie. @toshnwayi ![]() Wepu Anya ebe Ify nu. Agwalam gi o. Onye asikwala na a warn-ughi m gi |
Na wa o |
nnaa ndi ochuu nwayi ejula na ogbako a m ga abia were padlock gbachie ihe ify baby m . . . anya adighi some people here mma at all |
Toshman hapuru m nwunye m. Nwunye m ka I na akpo ifylacious ifynkwa ? Nwunye onye ozo? Ujo atughi gi? Aga m agwakwa nwunye gi na izuzuwala ozo. Ka o Nara gi laptop gi, kpochie gi na room for one week ![]() Ahu na eme gi irukwuru irukwuru okwa ya? Uchu |
Uncanny Genius: Thank you very much. You just spoken what I wanted to say. The man doesn't follow due process. 90% of the contracts in the state are awarded to his company, Roche Group. EFCC should come in.I disagree. EFCC should focus her energy on criminals who just loot and do nothing. If rochas awards contracts to his company and they actually do the work, I'm ok with it. ![]() Action governor . What did the remaining 35 governors do? |
So upon ihe Nile m kwuru, eze umunwayi na ndi nga ya ka na efeghari n'akuku Ify m . Ify is occupied . Umuafrika Ify adighi single. Ndi choro breastfeeding, gaanu luo nwayi. Ify nke m o Asampete nke nani m. Ify nwa mma. Biko egekwala ndi ara nti. Odika toshnwayi aputala from children emergency. Ogbakeela. Aga m efe ya ogwu ozo. This time nwunye ya ga akpochigide ya n'ulo for one month ![]() Ogaghi enye gi nsogbu ozo. |
Tayo-D:You're still on this your marginalization economics don't confuse me. I no be economist. But I know tax increase. Did he, or did he not, raise taxes? Which one be "marginally"?Even today, the taxes we pay are less than what was paid prior to Reagan taking office.So what's the GOP noise about Obama raising taxes ![]() That's a historical fact. You call it "cut and run", I call it "tactical retreat"I'll cut you some slack here I like the way you spun it ![]() What dirty deal? The same that Obama is doing now with Pakistan?Fake analogy. Pakistan is officially a US ally. Unlike Iran. Yet Reagan, like the reptilian character that he is chose to do illegal business with them. Of course the Democrat-led congress implemented . . . . . . . All in all, Reagan was not perfect as Rush (the hoodlum) pointed out.Excuses excuses excuses. Tayo d, try another line. Have a great day |
Tayo-D: me? crisis? ![]() tayo d ![]() anyways, dontchange the topic, dont confuse me with terminologies. these are simple questions did he, or did he not raise taxes? did he, or did he not cut and run from lebanon after hundreds of marines were killed? did he or did he not do dirty deal with iran? did he or did he not grant amnesty to millions of undocumented immigrants in the united states. this is a case of yes he did ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 50 51 52 53 54 55 56 57 58 (of 106 pages)




. Owughikwa otu anyi si eme. Odi m ka iwu onye ohuru ebea. Ndewo. 

.