Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,194,619 members, 7,955,277 topics. Date: Saturday, 21 September 2024 at 09:18 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (406) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (485628 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (403) (404) (405) (406) (407) (408) (409) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:29pm On Nov 13, 2007
nwanyi onitcha ado i cho kwala isi ofe ojoo a i na esi.
Otele gbala ga kwa unless ma i'nwere andrews liver salt by ur side. lol
UmuIgbo Gdafter noon onu nile.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 5:32pm On Nov 13, 2007
hahahahahaha
presido igbue m n'ochi hahaha

ify, isi na m ga emelikwa ihe oga n'eme? ngwanu bia ka anyi baa na bedroom ka m gosi gi na oga erubeghi ihe m na eme grin

umuigbo hi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:31pm On Nov 13, 2007
Otele, otele, otele ugbore ole ka m kporo gi, akam adighi kwa ya. le kwa ka ha gbara gi okpukpo na ndu.
Ify onye osi ofe ojoo bia lekwa umu onitcha ado nkechi (physics). ha ka nku ebea maka enyi m nwoke na alu ofu na ime onu mana agaghi m akpo ya aha ebea.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:49pm On Nov 13, 2007
bia Ifytanus biko eji kwana m gba asiri ebea!!! nwanyi asiri gbaka ute grin grin grin grin, onitsha na enweghi uzo ka ha siri na oku na enwu na elu shocked shocked shocked, bia and see enugwu cheesy cheesy cheesy

umuigbo nya d'kwa unu n'imi grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:39pm On Nov 13, 2007
romeo:

bia Ifytanus biko eji kwana m gba asiri ebea!!! nwanyi asiri gbaka ute grin grin grin grin, onitsha na enweghi uzo ka ha siri na oku na enwu na elu shocked shocked shocked, bia and see enugwu cheesy cheesy cheesy

umuigbo nya d'kwa unu n'imi grin
no mind am amebo, asiri gbaka ute, oji onu, ekwuru ekwu one na arochukwu ohafia and finally onye ajo ite like nnenneigbo. everytime nri na enwe k-leg lol. aga m ekwute aboo otu na abalia.
onum kan never sharrrap in this thread.

nnenne kee ebe i no.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 10:47pm On Nov 13, 2007
ifyalways:


ikomi ole scores?kwuo ezi okwu what are you doing now?na elu oru,i guess wink


Av been playing away matches but Ify this is a different one. And it was so unusual the whole thing started immediately the flood lights went off.

Commentry.

The first half started with me attacking but that was the opponent/partners mistake, she relaxed, my first shot at goal hit the bar, at that point she knew it was no joke no more. Then when I hit the goal the opponent/partner cheered in a way I myself could never have predicted. It was awesome.

Second half. It was my opponent/partner on the attack, then with little or no move to defend I was right in the box, then I hit the spot, the cry was unbelievable, so I knew I am starting to defend too strong that was when I moved slowwwwww. Then bam it was the opponent/partners turn to score. 1-1

Third and final half. This one was explosive we both scored at the same time. The cry this time from the stadium nearly woke the neighbours.

In short Ify the game is a 2-2 goalless draw.  cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 11:45pm On Nov 13, 2007
uwa nke dikwa egwu hahahahaha maybe faketan bu Monshege? or maybe presido1 bu fromuk? hahahahahahaha CONSPIRACY

ana m agafe wee nu ebe akporo oku. romanus, kedu nke gbasara udele na oche barber. umuigbo hiiii
m bido mewe ekele kelere m taa, chi ga eji, chi ga abo, "therefore" akwuru m oto ka michelin wee na ekele umu igbo nile no ebe a, wee na asi ya gazie.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:46pm On Nov 13, 2007
presido biko egwuruegwu lakwa azu are you seriuos?a matalam onye i na ekwu without being told.chai so those babes are finally seeable?pres biko ole otu anyi si enwe?biko ikpere m di na ala biko.ihe obula at all,i wud do to reach them biko.or better still get nkechi to join this forum so i can talk with her.i mere m this ,i wud be very grateful sha.

@ikomi aruru ala ga egbukwa gi ma o buru na i gbaghi brake.so i no na match nga ibe gi na acho ihe umuazu ga eri?i gbagide till unu abuo a gba ji-ji.hahahahaha asikwanu m ,i know ofcourse.my ugogbe anya can neversee negative or decieve me ma ncha.jisie ike na oru,onye oru nwere ugwo oru sha.lol.

otele no ansa for you uet.ubochi nta,anyi ga achu na owere nchi.

its late,ka chi foo nu.ka ututu tutara anyi niile ihe oma.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by bookruman(m): 5:28am On Nov 14, 2007
I was born in Ghana and raised in Paris-France of Igbo parents.  Onye ajuru-aju anahi aju owe-ya.  The hardest working tribe!!  Thank God Almghty, I am an Igbo man. Eyimba kwenu!!  Ike-mba kwenu!!! Kwezo Nu!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 7:23am On Nov 14, 2007
@Bookruworm ehmm Bookruman,

Noo! I biala? Deeje!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chanty: 1:00pm On Nov 14, 2007
echelon kedu ka imere
inasi nmadu deeje i bu onye ndee
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:22pm On Nov 14, 2007
ifyalways:

presido biko egwuruegwu lakwa azu are you seriuos?a matalam onye i na ekwu without being told.chai so those babes are finally seeable?pres biko ole otu anyi si enwe?biko ikpere m di na ala biko.ihe obula at all,i would do to reach them biko.or better still get nkechi to join this forum so i can talk with her.i mere m this ,i would be very grateful sha.

hahahahaha now ikpere gi noo na ala and iga eme ihe obula why not give him a Mouth Action shocked shocked shocked


@monshetan, kedu kwanu the udene? because anyi nile as barbers n'eche ka udene bia were shaving powder grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:17pm On Nov 14, 2007
romeo:

hahahahaha now ikpere gi noo na ala and iga eme ihe obula why not give him a Mouth Action shocked shocked shocked


@monshetan, kedu kwanu the udene? because anyi nile as barbers n'eche ka udene bia were shaving powder grin grin
romanus a mam na i hola onu na ekwuchitere oha mana biko nwepu onu ogologo gi ahu na enweghi uru obara except for orals nga biko.o nweghikwa ihe gbasara gi na okwu mu na pres biko.ihe o bula pres choro a gam emere ya mana pres echefukwala na a nom be di sha ma o mewe his demands .

monshege nno.hapu ndi asiri na ndi na acho uzo nga uzo na adighi eg romanus ka ha koro ihe ha na adighi sure of a ga.monshege has no resemblance whatsoever to my faketan.romanus bewarned !

pres pres biko mu na gi di na nma kemgbe uwa now. wink a kam na eche gi oooo

chanty baby ,ole scores.godi godi baby,hmmmm asa there there.usu enweghi mouth joo.

bookworm,hahahhahaaaa ndeeeeeeeewo.once an igbo man,always an igbo man.

echelon i mere olia?ya gazie.

ikomi,nnenne,toshman,Gc,akara,ken,jenny,otele mgbeke,fesse baby o nweghikwa onye m chefuru,o digo nma already !

daddy live,fake nke naani M, kiss  kiss  kiss   kiss all for you my obi.i na ato ka sugar !your fingers keep getting ogologo and  sweeter each day. wink

    igbo niile,ma ndi bi na eluigwe ma ndi bi na uwa,home and abroad,single and married,ndi na aru oru ma ndi oru na aru,o ga a dirrrrrrrrrrrrrrrrri anyi na nma !.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by bookruman(m): 3:34pm On Nov 14, 2007
Ifyalways,  ibi na Abidjan or ino na USA?  Ebirim na Abidjan during the war.  Ima Bertram Ukachi nke wuru-awu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:43pm On Nov 14, 2007
hahahahahaa heheehehehehehhhheeeeee mu nke a US nke A?ole onye nyere enwe banana ya racha?hahahhahaaa ABA kwa?ochi iru eze an azu eze na ato m at the same time.nwanne gi mere ijiri che na m bi in one of those places? grin anyway a no ofuma.thats ihe kacha nkpa.for ugbu a,a nom na nkolo one sweet bobo a na akpo faketan wink the sole and only possessor of magic fingers wink biko a noghi m aba nke m ji noro na usa .ala wu otu anyway !


umu igbo hi again.ugbogiri miariam ma mikwara nwunye di m.nke onye na eme ya gazie !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chanty: 4:17pm On Nov 14, 2007
Ifybaby,nwa nne odika i guru asusu anyia na akwukwo ukwu(university) ka isi asu d thing eeeeeeeeee ujo na atum.iji umu nwaokea na olu, inaghi enye ha ohere ka ha nye nsogbu.
Ada ndi oma ya gaziere gi na ezi na ulo gi.
i ga adi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chanty: 4:22pm On Nov 14, 2007
otele
presido1
romeo
ikomi
echelon
bookruman
monshege
asim kam jiri oherea chetala unu na oriri ekeresimesi na abia na oge na adighi anya, ya bu na unu ga agba mbo naruo uno ka unu wee nwe ike ighota nkpisi ngu.unu ekwe kwana ka afoa gafee unu.
umu okpala igbo ya gazie
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:28pm On Nov 14, 2007
bookruman:

Ifyalways,  ibi na Abidjan or ino na USA?  Ebirim na Abidjan during the war.  Ima Bertram Ukachi nke wuru-awu?
i hula gi bookworm o di ka i bu onye ahuho?olekwanu bu i deghari ihe i dera na mbu?i choziri i mem onye ara ka o gini?a huru m na iso na ndi na ebu expo aba hall  grin ndi edecha edegharia.mana cherekwa,i si na i bi na abidjan during the war?i kala bi that  smiley  nna men onye a bughikwa mgbada taa, i don tey.lol.biko a maghikwam mgbe a lulu agha na abidjan.a nurum d thing na nti. grin.a gwala m gi ebe m noo,i ka na achokwa ima what is not obtainable,a nom with my obi faketan.anyi no somewhere eme something important  lipsrsealed

@chanty baby a hotara m na a nam ama okwa daily na faketan is highly married and happily married at that too mana o buzi your reason i ga eji kelecha umu nwoke niile no na threadia hapu my one and only faketan?i makwa onye o bu?possessor of magic fingers,mdds,cdc,opo,pop,mkks,-----o mu kporo gawa?a dighi m happy buko  embarassed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by niceuzor: 4:56pm On Nov 14, 2007
Kudo everyone in here ? cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chanty: 5:03pm On Nov 14, 2007
ifybaby, biko gbaharam emerem ya nchefu,mazi faketan kedu ka imere,onagakwa
ejim aka na ina eweta ha.
ifybaby,etinye gom nwa nne nkegi ebem tinyere ndi ozo smiley smiley smiley
kaodi echi
larunu ofuma
kachi fuee
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:08pm On Nov 14, 2007
niceuzor:

Kudo everyone in here ? cool
hmmn osi ebe aga ebe ?kudo nke gi kwa.

@chanty ok.i mela nwada obi oma.ngwa ka chi foo too.me sef wud be out of here soonest.umu igbo ka o di ka anyi a fughi today.

pls presido am still waiting ooooo.dont let me wait in vain buko.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by feilong1(m): 5:31pm On Nov 14, 2007
chai, anwuolam o, ihe ka enwenyi aka oru mere unu, afam nu AMU NA AGBAJI UKWU 1 na Lekki, KA ku unu mere? Obi na atom uto na uno na kwado edemede egbo. otela msuru ma obu dey ibo. jisie nu ike. anyi ga afu echi ndi be anyi o
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:33pm On Nov 14, 2007
romeo:

hahahahaha now ikpere gi noo na ala and iga eme ihe obula why not give him a Mouth Action shocked shocked shocked
Romanus nna gi muru gi!!! nkea adighi ka uka at all. Amaghi kwa na i nwere ako na uche rie nne.
Ify inugo nu i he uncle romeo kwuru, ama zi ihe ozo nga ekwu maka romeo ekwu go i he m choro ikwu.
Ama na igba stud na ire chei!!!! grin grin grin grin no worry fake ga enwe anya npia that day.
bookruman:

Ifyalways,  ibi na Abidjan or ino na USA?  Ebirim na Abidjan during the war.  Ima Bertram Ukachi nke wuru-awu?
i bu nwa Bertram Ukachi? I think i know that man.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:35pm On Nov 14, 2007
fei long:

chai, anwuolam o, ihe ka enwenyi aka oru mere unu, afam nu AMU NA AGBAJI UKWU 1 na Lekki, KA ku unu mere? Obi na atom uto na uno na kwado edemede egbo. otela msuru ma obu dey ibo. jisie nu ike. anyi ga afu echi ndi be anyi o
ndewoo ma iga aga choo ukwu iga agbaji na all those huts no na bar beach. Umuagbo nile no ebea agbaji go ha ukwu already.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by feilong1(m): 5:46pm On Nov 14, 2007
Presido 1, ibu vikitim numba wan. so na oginwa na aga kuramo eje agbaji ukwu nke gi nwa. oya mminwu bu kw ezi okwu. anyam ahulam ntim. mana onwero zi uno no na bar beach, kuramo agwula self, tirim alo ebem ga eje ka gbajie ukwu maka otela mgbara egwu ukwu, okwa since abani unyahu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:46pm On Nov 14, 2007
presido1:

Romanus nna gi muru gi!!! nkea adighi ka uka at all. Amaghi kwa na i nwere ako na uche rie nne.
Ify inugo nu i he uncle romeo kwuru, ama zi ihe ozo nga ekwu maka romeo ekwu go i he m choro ikwu.
Ama na igba stud na ire chei!!!! grin grin grin grin no worry fake ga enwe anya npia that day.i bu nwa Bertram Ukachi? I think i know that man.
pres biko nu.o kwa i ma na aluolam di.olenu otu anyi ga esi eme ihe a now.e nweghikwam nwanne nwayi ma m si kam kpotara gi ya.chai pres chekwa d thing ofuma.o burukwa gi bu fake,chegikwa ofuma  cry   cry   mana cherekwa nkechi ahu i mara o bu onye uga?nke m mara di ocha burukwa onye uga.ka o hapu i bu na i jikwam egwu egwriegwu sha lol  wink

nwoke bar beach ndeewo.

ma ga kwado nri abali for dimkpa jare.men wud soon be back from work  winkumu igbo ka chi foo nu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by feilong1(m): 5:51pm On Nov 14, 2007
kachifonu, kam la tupu nwuyem achowam, anyi ga ahu echi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:02pm On Nov 14, 2007
fei long:

kachifonu, kam la tupu nwuyem achowam, anyi ga ahu echi
grin cheesy grin mbara ya ndi awo
mbe ya ndi coat
ijiji ya ndi singing
fei long ya ndi di/ji nwanyi
nwanne kwuo where you want to go jare .i gawala ebe ahu m jidere gi na abali .e chefukwala okpu nnabuenyi gi buko.i dikwa onye nwe anyi nkpa grin


pres pres,ole levels now? e kwekwala romanus dufo gi buko. cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:12pm On Nov 14, 2007
Ify obu nkechi nke mma ka ima, i'choro kam juta ya aha ndi ozo, even osi na oma gi ofuma.
The price tag remains the barier lol.
me kwa osiso maka aga m akwusi ibia na niaraland very soon.
Presido idi egwu na mmadu.
Since esi ha no ebea na agba onu ka ugbaka now presido eji de go na siki 1.
hahahahahahahah
Romanus ngi nwe aka.
adi m sure na ikpere gi ahu no na ala aburo to open my zip. grin grin cheesy cheesy
meanwhile the 3rd translation is waiting for you.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:25pm On Nov 14, 2007
o nani nkechi ka i ma ka o nwere onye ozo?onye ka cha m nkpa i hu really bu obiageli.ok ekwerelam na i ma nkechi.ngwa nu how do we do it now?ok i ga enyenu ya my email add di ebe ahu i huru di advert now?o kwa i hotara?buko kwanu.

zip gi kwa?fake chupu m now olekwanu ihe m ga eme?biko kwanu consider m?chaaaaai o kwa asi na o bu mgbe elu bu elu osa ala buru nke ngwere,ihe a wud not pose any problem at all.there must be a way out anyway.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:28pm On Nov 14, 2007
Their is still a way out as romanus suggested.lol
Hahahahahahahahaaaaaaaaaaaaaaaaha.
dancing around in the house only me one cos i don holl am for siki 1.
I know she has mentioned oby b4 but when she come back from work i go ask am again.
still dancing chei!!!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:36pm On Nov 14, 2007
bia bia presiod i hope na o burokwa gi na anu nkechi oooo?nke a i na e quote si ka i so anyi ga skool sef?hmmmmn a nakwam anu isi oke here.buko dear me juta ya ma o mara ebe oby m noo.o kwakwara gi otu anyi si eti ya ife na class?shes so scared of utari then and then i always dere aha in the names of noise makers though she doesnt talk. grin nkechi,hahahhahhaa quite a handful.pres onye nkem ooooooooooooooo cool

(1) (2) (3) ... (403) (404) (405) (406) (407) (408) (409) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 54
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.