Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,195,584 members, 7,958,803 topics. Date: Thursday, 26 September 2024 at 01:49 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (486146 Views)
Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (405) (406) (407) (408) (409) (410) (411) ... (579) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 6:19pm On Nov 15, 2007 |
eeyeh, muwa na onwe m mega ofuma. unu o na kwadokwa Tanksgivin? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:34pm On Nov 15, 2007 |
ghettochyk:Tanksgivin? o nwere onye muru nwa ohuru? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:46pm On Nov 15, 2007 |
otele mgbeke eeeee gini ka m na anu ebe a? so, ify-tan bu nnenneigbo. . . . . chei, aji mkpabu onye ara. . . . ala ekwela ngwere gbaa aji kedu udi nghogbu di ihe nke a, faketan bu monshege, ara agbaala onye ara. ikputumbi ya diba o |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:13pm On Nov 15, 2007 |
otele:otele abia kwa wuru toshmann chei!!!! point of correction nnenne awughi ify-tan. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Betty605: 9:05pm On Nov 15, 2007 |
AM an igbo girl toooooooooo !!!! and am proud!!!! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 9:18pm On Nov 15, 2007 |
Haha |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 9:30pm On Nov 15, 2007 |
presido1:it's a U.S. Holiday. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:11pm On Nov 15, 2007 |
presido1:presido thank youssssssssssssssssss.biko otele e mekwala udika mistake ahu ozo.nnenne na ify bu two different people buko.a taghi m gi uta too much sha,o bu agadi ekwe nka romanus,o bu ya nyuru ahuru ojoo na esi nga.osetiela o gbala !onye sorokwa romanus ma o bu kwere ihe o kwuru,osetikwa romanus agburu isi onwe ya.unu burukwa ya na obi .romanus ocho nke na okwu i nyuola nsi ojoo nga,biakwa kporo nsi gi biko,o sigbuooo mmadu here agadi ekwe nka. umu igbo hello maka ndi no na elu and hi maka ndi no na ala |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:25pm On Nov 15, 2007 |
Ify, tosh kedu ebe unu noooooooooo? Ikomi kedu maka ada sadaam? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:28pm On Nov 15, 2007 |
Ify bia messa m aka. Bia bia bia bike oyi na-atu m. Ify bia k'anyi mee . . . . |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:43pm On Nov 15, 2007 |
fake nke m.onye oma m .oyi kwa i tu gi?gi of all people.fiakwa,e kwukwala ya ozo.ole otu ga esi atu gi?nga m no ya?o nwere ebe m gara?kama oyi ga atu gi,o ga tugbuo romanus,infact ya tugbuo romanus na bia onye oma m.bia ma e nwere ahu m kpuchie gi i nula.bia ole ebe i choro ka m bido?n'elu ka obu n'ala?bia anyi ga chie ife na elu ife.ngwakwa romoe kpuchi anya gi tupu akwukwu ebido gi .lol fake nke naani m.oma eme di thing,ngwa lekwa m carry me gooooooooooooooooooooooo final. igbo bu igbo ka o boooo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:57pm On Nov 15, 2007 |
Onye oma m. ify m. O gini ka m ga-ame asi na ogughi gi. Chei nwa oma. achalu ugo, ugo bekee. Enenebe ejeghi. I na-esi isioma. Ma na-elu ma na ala. ewo ntutu gi a diegwu. O na-abu ma na-emetu ya aka o na-ato. O di uto n'aka. I bu agbara nwayi na bed. Asi na m esighi ike i nwere ike gbajie m ukwu. ma ekele diri chukwu na m siri m siri. Toshi kenebe chukwu na ada nwaoma akpatughi gi aka. Nne m Izuru ka eme. ka m metu bagi aka ebe ahu. etikwala mkpu too much. presido arahubekwa ofuma. Onweri ike bia nyowe anyi. I mana k' osi adi ya. Enweghi m ogwu(phenytoin). Ogwugokwa. Oma uwa asa aru. Oma eme. Egovin nwa. Anya huru ugo jaa ya mma. Imara mma gburugburu. mere gawa. nani nwee nke a nwaoma. Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee. Toshieeeeeeeeeeeeeee. Tosh ha si na m bu Monshege. , wonders shal never end. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:08pm On Nov 15, 2007 |
o kwa ya daddy?yes a mam na presido eyibeghi ura.o na eche ka anyi bido ka o bia nyowe ka o si enyo.pres pres nyokometer !anyway o masi ya ya mewe sleeping open eyes,anyi ga eme ihe anyi kwesiri ime.anyi agaghi iji maka ya hapu ime something important and sweet na abali a.pres echefukwala na ONYE NA ENYO,ISI YA A NA A PUTA.as it is now isi gi bu nu isi mmadu asaa,kpakozie ihe ga eme ma o add a tonight fake m ngwa osetiele,action now. ndi iwe wega ha ga kuo isi ya na zuma rock. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:25pm On Nov 15, 2007 |
O ya nwa ka iji nwayoo ekwu. ngwa , ACTION!!!!!!!!!!!! stage 1: imi onu, imi ara etc Stage 2 : imi ebe ahu Stage3 : omepe go. . . etikwala mkpu too much. Eji m nwayoo. I chooro ka m mesiwa ya iKE OKWU ANYI ONU? I GA-EKWURIRI OKWU TUPU I GAFERE |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by scambater(m): 11:38pm On Nov 15, 2007 |
Why is this thread still open |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:42pm On Nov 15, 2007 |
scambater:Onye anya ukwu. I ka ahubeghi nke kariri biati |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:46pm On Nov 15, 2007 |
o ga adi till tosh achota ihe o na acho. o ga adi till pres akwusi nyokometer. o ga adi till romanus akwusi iku asiri. o ga adi till ikomi a bia biri na aelu uwa. o ga adi till akara e kweta i ba na my agege. o ga adi till otele a kwusi inyu ahuru. o ga adi till nnenne a kwusi i di scare. di most important o gadi a buru na o gadi for ifylayer. nwanna this thread ga adi for very many reasons,i nula. just ka m kwuru na mbu,onye iwe na ewe ya ga kuo isi ya na zuma rock.gbam lol. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by scambater(m): 11:46pm On Nov 15, 2007 |
faketan: What did you say? Don't make me get mad at you |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:51pm On Nov 15, 2007 |
Anyi nwere ndi na-achi ndi ara. scambater:Sykitriks hospital dee. Yiwa ara. I ka na-acho acho iyi ara? Please go ahead. . .yiba ara. Will u get naked? Please go mad. I have a camera. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:52pm On Nov 15, 2007 |
scambater:hahahahahaha heheheheeheheheheheh ochi ihu eze na azu eze. mbara ya ndi awo ijiji ya ndi singing ejule ya ndi nne nwanyi mbe ya ndi coat scambater ya ndi madness. but on a serious note,o putara na i maghi asu igbo?i bu igbo uzo ka o bu igbo izugbe?klarify ka nayi mara otu a ga esi asa gi i nula.hahahahahahahahahaaa scambater a batala nu na udi puru iche.deeje ma o burukwa romanus . |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by scambater(m): 11:56pm On Nov 15, 2007 |
Look at all these Igbo people ganging up on a child of God like me, I demand an apology from the Igbo community on this forum |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 12:00am On Nov 16, 2007 |
scambater: hahahahahahhaha apology my ass, buhahahaha ohhhhhhhhh na oburu kwa nnenneigbo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by scambater(m): 12:03am On Nov 16, 2007 |
I'll have the administrator of this forum close down this thread if you'll don't stop writing in Igbo, it's not fair on people that can't read or write in Igbo. In fact I'll call him up right now. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 12:05am On Nov 16, 2007 |
and consider telling him to prepare to close the site as well |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:09am On Nov 16, 2007 |
I bu onye 419. Etu aha gi di. Si ebea gbafuo. Tredia bu maka ndi na-asu igbo. Ichoo imata ihe anyi na-ekwu, I je muo etu esi asu Igbo. Ichocha ebe I ga-aje , oburu ebe I naghi anu asusu ha. I choo ima, I jee be Emma. Taa!! gbaba ohia |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:10am On Nov 16, 2007 |
Romeo haha |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:11am On Nov 16, 2007 |
faketan: amu kwebiakwa gi there onuku nwuru anwu. o ihe mpa gi dinyere gi london i ga muta. ala parakwa gi na ify, unu amaghi na ebe a bu public forum. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:11am On Nov 16, 2007 |
scambater:ara di na udi na adi. o dika onye a ara ndi igbo na agba ya? romanus biko hapu ya,onye ara e me taa gi aru mana romanus nsi i nyuru oge gara aga ka na esi.a nyukwana udika nsi a ozo buko |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:16am On Nov 16, 2007 |
scambater haha biko buru akpa amu gi yokoro a yoko si ebe a gbafuo. anuohia chi umu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:19am On Nov 16, 2007 |
I na-eche ka odobie. . . bia were mma gbubie ya n' onwe gi. ma Ichewe ka odobie O gaghi adobi. I nugo ezi oyi. Bia were mma. Ihe edere, edego ya. Ihe emere emego ya. Ya gazie otele. Adighi akpo amu na PUBLIC forum |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:25am On Nov 16, 2007 |
ebe gi na ify emego ebe a bedroom unu, ka anyi kpora wanu the amu gawa nihu. anuru m na akpa amu gi di ka nke elephanti |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:28am On Nov 16, 2007 |
fhhhmmnn. . . . . . . . . . . .fhhmmnnn. . . . . . .bia. . . fake, gi na ify kedu nke nyuru ahuru ugbua? . . . fhhmn, ka obu nwa scambater nyuru . . . , fhhmmmm. . . . , [size=28pt]onye ynuru ahuru a[/size] . . . . . . . . . . . fhhhmmm fhhhmmnn. . . . . . . . fhhhhhhhhhhhhhnnnnnnmmmmmmmmmmmmmmm |
(1) (2) (3) ... (405) (406) (407) (408) (409) (410) (411) ... (579) (Reply)
Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 44 |