Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,194,367 members, 7,954,490 topics. Date: Friday, 20 September 2024 at 08:16 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (485566 Views)
Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (406) (407) (408) (409) (410) (411) (412) ... (579) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:29am On Nov 16, 2007 |
hahahahahahah Otele, kwuo eziokwu. kedu onye chiri gi Pastor? Aka kpara eze udele, O kwuo onye chiri ya ozo. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:29am On Nov 16, 2007 |
fhhhhmmmmnnnn umuaka a nyugbuo m n'ahuru. . . alaaala m biko. . . ffhhnnmmm |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:31am On Nov 16, 2007 |
Ikwuikwui(OTELE) nyuru si umu nna kwewere ya egwu, tufiakwa, a na-ekwere ihe ojoo egwu? Otele, iji idea anara ngozi |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:32am On Nov 16, 2007 |
faketahhhmmnnnnn . . . . . . fafhhhhmmmmmmnnnn . . . . . , . . gi na ifyfhhhhnnmmmmmmmm chei [size=28pt]unu kwusi inyu ahuru na threadia o[/size] . . . . fhhhhhhmmmmmmmmmmmnnnnnnnnnnnn |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by scambater(m): 12:33am On Nov 16, 2007 |
The next person to write in Igbo WILL be BANNED for life |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:34am On Nov 16, 2007 |
alaaalanu m. tufiakwa. unu tachaa akwa unu abia ebe a nanyukasi ihe m na amaghi. tufiakwa. unu goodu nighti. ify na fake nyugbuwa nu onwe unu na ahuru o the thing ka n'esi fhhmmnnnn |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:35am On Nov 16, 2007 |
Otele O gi nyuru. Kwuo eziokwu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:36am On Nov 16, 2007 |
onwekwara ike buru na obu onu scambater n'esi ihe a scambater, i nakwa asa onu gi n'ututu? tufiakwa. alaaaa m |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:36am On Nov 16, 2007 |
O akwa rere ere I tara ka Iji bia ebe a na-emebiri mmadu imi |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:53am On Nov 16, 2007 |
Scamba or what i bu onye Yoruba ka i bu onye hausa, ka i bu shi ewu. Buru your wahala gaa na another threadi biko. Ndi na ami onu na ara na nke ozo jiri kwe nu ya nwayo maka i jele ato uto ji kwe egbu egbu. Onu ga emekwa boxers Ikomi e changie shape. Otele=toshmann o'gini zi ka ejiri changie aha imeghi ka anyi mara. Ify Nky echego onye i bu, osi na i bu klass prefect but imaghu akwukwo. I na ebu klass na isi ego nile. chei. isi okpukpo dika gigi. Umu igbo gd mon on nile. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:15pm On Nov 16, 2007 |
hahahaha heheheeheheh pres d pres nyokometer 1 of igboland.i na akowa na ikomi is laible to get akwukwu when ifylayer is at work? ngwakwa anyi reduce e the speed for the betterment of ikomi. toshmann o burkwa gi bu otele i would not be happy with you ma ncha.infact i just refuse to kweta na o bu gi.pres i buwekwana fake rumour a dighim sure na nky kwuru ihe di otu a.a mam nky very well,mu nwa i bu class na isi?fiakwa.ya a bukwana na o chere na m bu okeke damba?o nuru onu oby m?am happy finally to hear from her and i guess shes doing well mana o burukwa gi na alu ya pres,i ga e setlle m specially o fesse baby,chanty,darfur,jenny,akara,ken nnenne ,Gc,echelon ya gazie oooo. otele o nyu ahuru ole scores?i ga e ji nwayo na a consume akwa rere ere na okpa nsukka buko.to avoid mmadu i bute sars here buko ikomi ole otu eligwe di today?biko i huru darfur there? uncle romanus i throway salute !ya gazie onye nke m. fake nke naani m lekwa ya all for you onye nkem umu igbo good morning and thank youssssssssssss ma o burukwa ndi hausa |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 3:35pm On Nov 16, 2007 |
achoghi m saluti gi ifytanus , kpotara m nwada mara mma nke ukwu ka m bido nye wa gi salute |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Frankies(m): 4:01pm On Nov 16, 2007 |
long live the igbo tribe. ANYI GA ADI OOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOO |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:12pm On Nov 16, 2007 |
romanus a gwara m gi na a nam aru oru ebe a na a manufacture umu nwanyi or what? kpachapu kwa anya gi inula.i gawa n'ulo "HANG YA SHIRT ON THE NAIL" i na aga o bu m na eduje gi? ;Ddi kwa careful here buko. frankies ndeeeeeewo.i si ole aga ole?kowachiate biko ! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:46pm On Nov 16, 2007 |
ndi igbo ana m ekele oooo, faketan i nokwa ya? anam ekele gi ooooo. fake ana m aguwasi ishi these days, enweghi m time for umunwanyi again. achoghi m ida. . . ka mpa m ghara inwe hypertension. mana odiro easy o. ken, fesse bekee, ify (onye tiwara m obi ) monsh, ikomi, romanus, nwa ghetto, darfur (kedu ebe onte a gara kemgbe?) akara (aha mmadu? ) otele ( aha ? ) nnenneigbo (ada oma m ooo) ynot, ma ndi m chetara, ma ndi m n'echetaghi. . . . . . udo diri unu oooooo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:46pm On Nov 16, 2007 |
Tosh i wunu onye nke m far back. In fact guwasiwa isi gi. (O buru eziokwu na I naghi echezi maka g-string) I ga-apasi I nugo. I were sense gi ahu iji anwude ha, nwude akwukwo, queen ga-abia convocation maka ihi gi. Ify mooo. . . O di ka ijere vigil taa? Chetakwa m n'ekpere oh. Igbo bu Igbo ekenekwa m unu. Ify , Ify, Ify. . . . kedu ebe I no? Hmm heeeee. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by IykeD(m): 2:07am On Nov 17, 2007 |
Ndi Bem Mmamanu.Ke du ka odi.Nsi kam bia eba kele unu ncha.Ebu obula unu no, ihe ga adiri unu ncha mma.Ka Chukwu gozie anyi nile bu epkerem.ngwanu, ka odi oh |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:12am On Nov 17, 2007 |
Ndewo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 2:56am On Nov 17, 2007 |
nwando jee ralu ura. chi ejigo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 3:08am On Nov 17, 2007 |
ewooo umuibe alakpuola bikonu iwe ewela unu o, agara m obere awol. unu ma na ekeresimesi naha abia. asim kam lee ma agam aruputa obere ego nke m nwere ike iji laruo ala igbo na december nke a na abia nu. o ebe nwoke na achu ego pieces. hmmmn, ify na faketan ka na akwa the thing odikwa egwu o ebelebe igba jisinu ike o. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:40am On Nov 17, 2007 |
darfur:Ha pu ha odika ebi di ha ugwu(circumcise). umuigbo GDMON |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:09am On Nov 17, 2007 |
biko kedu ndi na abata ala igbo na december? a na m ala 2nd week of december!! ka anyi meetia nu one day na ulo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Phiniter(m): 2:17pm On Nov 17, 2007 |
Nna men unu ga eji ibo inka merua mmadu ahu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:26pm On Nov 17, 2007 |
haahhaahhhaaa heeeeeeehhheheheheheheheh nna men, ochi front and back toshmann i hula na i gbawe beghi?naani yesterday i gafere ebe a g-strings m,m sara mmiri efuola?olenu ihe a ga eme tosh ka o hapu g-strings? how far sweetie?gbadokwa anya ! Darfur nwoke sudan o nweghi onye mere wayo ka gi?o kwa i kwere m nkwa i kpom aga ala bekke(sudan)?leeenu gi na promises gi now?infact am still pres nyokometer.so so ebeghi gi ugwu?so i bu ejima ndi hausa? nna o dikwa too bad. romanus ole ndi i choro ihu na ekeresimesi?girls or boys?kwuo eziokwu i chowala anu i ga adagbu na dec ?o buru ogwu oge ,o gaghi ere.but i wud be home anywaz. nnenne i bu nu ulaga.i ma na ulaga na aputa once in a blue moon.ugbu a blue moon a putala lakpuo you are nowhere around o gini eeeeeeee?o ihe ndi hausa ohu?how is it,sis? otele na akara how levels?ya gazie ! fesse babby,chanty,jenni,GC,ken, i greet oooo.nke anyi diri anyi. ikomi a hukwara m gi ooo.but the gal is too young for you now. lol phiniter na iyke d i greet too.ya gazie o! fake nke naani m i manu egwu a na agba now eeeye a gara m visit e olisah bi na elu.e chefughikwa m gi.lekwa ya appetizer igbo niile gudmoi ma o buru kwa ndi obodo pres ha |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:04pm On Nov 17, 2007 |
Ifytanus anaghi m acho anu nga adogbu na december because anu ga a bu nshi obogwu(duck) oge december , but achoro m ka anyi ncha meetia ma o buru na o ga di possible, kedu oge i na abata ulo? it's going to be fun y'all know |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:11pm On Nov 17, 2007 |
romeo:hahahahahhahhah uncle romanus nwayo.i na adogbu kwa,chetakwa na o bu umu mmadu buko yes a hotara m ebe i na aga.i would be home maybe bido na 18.well i second it on behalf of my immediate family ie fake and tosh('maka ndi na amaghi tosh bu our best man)i think its a good idea.ka anyi mata ndi di real na ndi di fake too. i second you romrnus !ma ha kwe |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:16pm On Nov 17, 2007 |
hahahhahahaha aham bu ezigbonwa even if we are 4 or 2 hahahhaa it's still fine, i have ticket for 13th but it's likely i will change to 20 or 18 or still use 13th |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:20pm On Nov 17, 2007 |
mba nu.others are on the way buko.i really love thressomes crowdsomes buko.i think its the more the merrier.ndi ozo na abia i nu. ma aga kwado nri abali.ka chi foo nu.anyi ga hu na ulo uka buko nu. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:21pm On Nov 17, 2007 |
you like party? buhahahahahhahahahha na you biko, ka anyi chere ma ha aga abata nu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:13pm On Nov 17, 2007 |
ifyalways: ify m choro ikporo laachaa ka m na aburu best man na wedding ya. ije uwa. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 6:18pm On Nov 17, 2007 |
. . . . . . . . echekwa m ma ebe a o ka n'esi usi ahuru anyuru recently. umuigbo olee otu unu ri taa. ana m agafe wee si kam bata bia lee ma onwere onye no ya. ma onweghi, ka m burukwa uwa m puo tupu somebody anyuo ahuru |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by kenmentor(m): 10:00pm On Nov 17, 2007 |
@ toshmann kedu ka idi elechigo Exam Udo diri gi nwannem Anwanu ooo Umu igbo kwenu |
(1) (2) (3) ... (406) (407) (408) (409) (410) (411) (412) ... (579) (Reply)
Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 53 |