Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,155,362 members, 7,826,425 topics. Date: Monday, 13 May 2024 at 02:08 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (197) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (293391 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (194) (195) (196) (197) (198) (199) (200) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 3:03pm On Jan 10, 2014
Maria-Goretti:
Bia ndi a nile kpoga ndi ofe mmanu, olee ihe ha mere unu?
Bikonu, legharia anya, rapu ha.

Che echiche gbasara ala gi rapu ndi ozo.

oookwa..!


ANA AKPO GI MARIA GORATTI KA OBU MARIAH REGINA....OBU NA IMAGHI NA ONYE NDI IMO GBARA GBURU GBURU NA ECHE NDU YA NCHE...

ODIKA ONWERE AMU ONYE OFE MMANU NA ESU GI AKWU...ANO KWA M YA..MU NWA BU OJI AMU EME OGO....


UCHE GI DI YA ....NDI AHU ABUGHI MBA....IKE GWURU
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 6:06pm On Jan 10, 2014
tonychristopher:


ANA AKPO GI MARIA GORATTI KA OBU MARIAH REGINA....OBU NA IMAGHI NA ONYE NDI IMO GBARA GBURU GBURU NA ECHE NDU YA NCHE...

ODIKA ONWERE AMU ONYE OFE MMANU NA ESU GI AKWU...ANO KWA M YA..MU NWA BU OJI AMU EME OGO....


UCHE GI DI YA ....NDI AHU ABUGHI MBA....IKE GWURU

Ginwa mazikwa ihe ikoga.....
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IGBO1STSON(m): 8:52pm On Jan 10, 2014
Maria-Goretti:
Bia ndi a nile kpoga ndi ofe mmanu, olee ihe ha mere unu?
Bikonu, legharia anya, rapu ha.

Che echiche gbasara ala gi rapu ndi ozo.

oookwa..!
nwannem biko ewe kwala iwe,mana odi ka i naghi ahu otu ndi ofe mmanu n'ako umuigbo anyi onu?owu i naghi ahu umu treadi di iche iche no na nland?o wu mu bidoro ya,okwa ndi ofe.....oil.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IGBO1STSON(m): 9:01pm On Jan 10, 2014
tonychristopher:


ANA AKPO GI MARIA GORATTI KA OBU MARIAH REGINA....OBU NA IMAGHI NA ONYE NDI IMO GBARA GBURU GBURU NA ECHE NDU YA NCHE...

ODIKA ONWERE AMU ONYE OFE MMANU NA ESU GI AKWU...ANO KWA M YA..MU NWA BU OJI AMU EME OGO....


UCHE GI DI YA ....NDI AHU ABUGHI MBA....IKE GWURU
hahaha nwannem i na tu ochi,hahaha *si n'elu osisi ose daa n'ala*
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngwakwe: 8:41am On Jun 28, 2014
Ifyalways, Tosh, Igbo_1st_son, agaba123, Kreami diva, Eze Promo na ndi ihe Ndigbo n'amasi,

Bia nu za present ebe a, ma o buru na I sovivuru hurricane Nairalandia bufuru okeikpu and quid tu ba ha bottomless pit.

Ihe adiri la umu Igbo nma.

A-nam ekele unu n'ile.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by hurricaneChris: 9:34am On Jun 28, 2014
Ngwakwe: Ifyalways, Tosh, Igbo_1st_son, agbaba, Kreami diva, Eze Promo na ndi ihe Ndigbo n'amasi,

Bia nu za present ebe a, ma o buru na I sovivuru hurricane Ngwakwe Nairalandia bufuru okeikpu and quid tu ba ha bottomless pit.

Ihe adiri la umu Igbo nma.

A-nam ekele unu n'ile.
Bia Mazi Ngwakwe, obu na unu na Seun agaghi agwa anyi ihe mere ogbako a bu nairaland?

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 9:00pm On Jun 28, 2014
IGBO_1ST_SON: hahaha nwannem i na tu ochi,hahaha *si n'elu osisi ose daa n'ala*

EZIOKWU...KEDU IHE MERE NAIRALAND...ODIKA BOKO HARAM ERULU EBA...IKE GWURU ...NAIRALAND KAKWANU FACEBOOK MMA


NDI NWE M NA NDI NWE MMAMMA NU


AMU NA EKENE
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 9:01pm On Jun 28, 2014
OTOLO GBAGBUO NDI AMUSU
NKITA RACHAKWA HA IKPU


ONYE OBUNA TURU BOMB NA ANA IGBO ...NNE YA


KEDU IHE M NA ANU NA OWERRI

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:49pm On Jun 29, 2014
hurricaneChris: Bia Mazi Ngwakwe, obu na unu na Seun agaghi agwa anyi ihe mere ogbako a bu nairaland?

Anu gbaa ajo oso, anyi agba ya ajo egbe.
Udo diiri unu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngwakwe: 1:08pm On Jun 29, 2014
quid:

Anu gbaa ajo oso, anyi agba ya ajo egbe.
Udo diiri unu

Isi gi putara n'uju mmiri a kpolaghara otutu moniker ala nmuo?

A-nam ekele oooo!

Udo diri gi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 3:29pm On Jun 29, 2014
tonychristopher: OTOLO GBAGBUO NDI AMUSU
NKITA RACHAKWA HA IKPU


ONYE OBUNA TURU BOMB NA ANA IGBO ...NNE YA


KEDU IHE M NA ANU NA OWERRI

Guy,onuma na esu yi ooo. Lol

2 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 3:56pm On Jun 29, 2014
Odenigbo Aroli:

Guy,onuma na esu yi ooo. Lol


IWE NA EWE...KEDU IHE NDI UGWU JI MADU ANU AKAMU


KITIPKA GBAGBUO HA
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 3:58pm On Jun 29, 2014
BIKO NU EBE KA EZIGBO OYI M OKEIKPU NO ?SI NU YA NA ANU ANA AGBA EGBE ONA ACHO CONDOM.NA AJU ESE YA.....UDU AKO MIRI

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:22am On Jun 30, 2014
Olee ebe Onye obula gara?
Ify!!!!
Darfur!!!!!
Agaba419
Ify umuboys o
Otele, otele mgbeke eee
Adabekee
Adaobi
Tony Umu mgboto
Romanus
Oke"something"Kara aka
Ndi b'anyi elee unu ooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:44am On Jun 30, 2014
toshmann: Olee ebe Onye obula gara?
Ify!!!!
Darfur!!!!!
Agaba419
Ify umuboys o
Otele, otele mgbeke eee
Adabekee
Adaobi
Tony Umu mgboto
Romanus
Oke"something"Kara aka
Ndi b'anyi elee unu ooo
Tosh ihukwara onye si Na ya by Anu a na-agba Egbe o na-acho condom? Ezekudene, kedu Onye chiri ya ozo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 12:27pm On Jun 30, 2014
Agba na tosh unu ajughi maka moi iikwa. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:35am On Jul 01, 2014
Ify nkwa. . .Present sirs cheesy

O nweghi ihe oke ga-eme Akpa rice. Odeshi cheesy

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 6:04am On Jul 01, 2014
Ihe a mere ogbako anyi a bu Nairaland dizi ezigbote omiko. Kedu nke bu na ihe niile madu tara ahuhu dechaa na onwa ise gara aga efuola? Ana m echezi ma o ka nwere uru o baara m ibidozi ede kwa umu ihe ohuru? Kedu ebe aga-ebido kwanu? Ariri erigbuola m.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:58am On Jul 01, 2014
Ngwakwe:

Isi gi putara n'uju mmiri a kpolaghara otutu moniker ala nmuo?

A-nam ekele oooo!

Udo diri gi
Dalu so nwanne.

Ano m ya diri kwa nkwadobe.
Kedu ka i di n'ubochi taata?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngwakwe: 2:23pm On Jul 01, 2014
quid:
Dalu so nwanne.

Ano m ya diri kwa nkwadobe.
Kedu ka i di n'ubochi taata?

O di nma
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 4:39pm On Jul 01, 2014
skimpychick: Agba na tosh unu ajughi maka moi iikwa. cheesy
Ewo nne, ano m echetakwa. Skimpy pant oma, kedu ka eke si anya anwu ?
otegokwanu, o buro n'ikwu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 7:39pm On Jul 01, 2014
Agaba. Nwoke oma kedu ka imee. Kenesialum tosh man inugo. Ifynkwa ndeewo smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:09am On Jul 02, 2014
agabaI23: Tosh ihukwara onye si Na ya by Anu a na-agba Egbe o na-acho condom? Ezekudene, kedu Onye chiri ya ozo?
Onye owu wu Onye? angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:27pm On Jul 02, 2014
toshmann:
Onye owu wu Onye? angry
Tony akpuru achia
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:58pm On Jul 02, 2014
agabaI23: Tosh ihukwara onye si Na ya by Anu a na-agba Egbe o na-acho condom? Ezekudene, kedu Onye chiri ya ozo?


onye na etu m afa ?echizuru echizu..anu ana agba AK47 ona acho ezigbo ruff rider ...icho kwa inwa m ....bia kedu ifi...kpewere nu m ekpere, ana m aga sambisa forest ka mga nyere ha aka chota ya bu umu asa

ana kwa m ya .... my services are needed now ...

UDU AKO MIRI
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:59pm On Jul 02, 2014
agabaI23: Tony akpuru achia

mbanu...tony oturu olo

nna nda ije
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 7:01pm On Jul 02, 2014
skimpychick: Agaba. Nwoke oma kedu ka imee. Kenesialum tosh man inugo. Ifynkwa ndeewo smiley

skimpy bia bie mu oma ...ima kwa omena ani...bie ichie oma ka utu kwe m briefly ....

or ..... hmmmm
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 7:05pm On Jul 02, 2014
odumchi: Ihe a mere ogbako anyi a bu Nairaland dizi ezigbote omiko. Kedu nke bu na ihe niile madu tara ahuhu dechaa na onwa ise gara aga efuola? Ana m echezi ma o ka nwere uru o baara m ibidozi ede kwa umu ihe ohuru? Kedu ebe aga-ebido kwanu? Ariri erigbuola m.


nna m dibe ya ...o icho EZIGBO okeipku ku...oyi Di

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:16pm On Jul 02, 2014
tonychristopher:

mbanu...tony oturu olo

nna nda ije
Adi m mma. Gikwanu?
Anyi Mani out nwaamadi by Anu a na-agba Egbe o na-acho condom, the crown prince of umumkpi, eju na-efe EFE 1 of umuabali. O huru nwanyi kwe onwu 1 of Naira land. .......
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 7:34pm On Jul 02, 2014
agabaI23: Adi m mma. Gikwanu?
Anyi Mani out nwaamadi by Anu a na-agba Egbe o na-acho condom, the crown prince of umumkpi, eju na-efe EFE 1 of umuabali. O huru nwanyi kwe onwu 1 of Naira land. .......


HMMMM OBIA KWA ....IHE DI NA SKIRT NA AMASI GI....NGWANU
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by graceunlimited(f): 8:06pm On Jul 02, 2014
smiley Umu afo igbo ibem, ekelee m .oteela m ji eso nairaland mana atunyebeghim onu n'okwu.ihe unu n'eme na amasim,ya kam ji wee n'ekele onye obula.
Igbo birikwanu ooo!

1 Like

(1) (2) (3) ... (194) (195) (196) (197) (198) (199) (200) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 30
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.