Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,807 members, 7,810,100 topics. Date: Friday, 26 April 2024 at 08:46 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (198) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291857 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (195) (196) (197) (198) (199) (200) (201) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:23pm On Jul 02, 2014
tonychristopher:


HMMMM OBIA KWA ....IHE DI NA SKIRT NA AMASI GI....NGWANU
Aha nwa amadi ahu bu Toshman
Kwanyere onwe gi ugwu maka ndi uta
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:52am On Jul 04, 2014
agabaI23: Tony akpuru achia
Tony nke ole? angry
Biko gwakwanu ya, Eze Igwek'ala 1 of Umumkpi na ndi ichie ya, tinyekwa ra ya eze ndi mba ozo di iche iche, gbakoo together na isi obodo umumkpi n'afo 19kpiridim, n'onwa December wee chiem echichi as anu Ana agba egbe o n'acho condom 1. (Unless tony echigo as 2)

Infact echi chara m echichi nkea, ndi choochi etekwaa m mmanu nso unto the same echichi. Ya wu na echichi m a di recognized na ala Igbo gburu gburu mana ulo uka, ma nugwu awusa, ma na ala ndi Lagos mana amerika mana London infact uwa nile

Last week mama Eliza mere recognize na London, tinyekwa ra m ya knight, infact iga Westminster aha m wu ;
Sir Toshmann nwa mama, anu Ana agba egbe o nacho condom 1, lord master of the kings bedchamber and bearer of the order of the garter.
Unite nations nyekwa m permanent seat na security council ha.
Awughi m obere mmadu. Gwakwanu tony. angry
Most importantly, umuasa united nyere m echichi as first lord of the harem. cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:02pm On Jul 04, 2014
Tosh nke a m kwu gi n'azu. I hope na mu na crotchet m di safe ? cheesy


Umu Igbo hi. UsuRome happy birthday kiss Presido1 na Ikomi , happy baby daddy day cheesy Agaba na Tosh, happy ngboto day angry Darfur, happy onuku love day tongue

Skimpy asa, show us your skimpy pant grin

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 4:55pm On Jul 13, 2014
tonychristopher: BIKO NU EBE KA EZIGBO OYI M OKEIKPU NO ?SI NU YA NA ANU ANA AGBA EGBE ONA ACHO CONDOM.NA AJU ESE YA.....UDU AKO MIRI
nwanne anyi na'ku nkwa summer..... efe adiroo at'll wink ejirigomu ikpu hiri isi embarassed kedu ije? ama m na udo di.....

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 5:00pm On Jul 13, 2014
Ngwakwe: Ifyalways, Tosh, Igbo_1st_son, agaba123, Kreami diva, Eze Promo na ndi ihe Ndigbo n'amasi,

Bia nu za present ebe a, ma o buru na I sovivuru hurricane Nairalandia bufuru okeikpu and quid tu ba ha bottomless pit.

Ihe adiri la umu Igbo nma.

A-nam ekele unu n'ile.
Nkita rikwaaru gi nsi there..... afurum na ujo adi atu gi grin grin

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngwakwe: 9:04pm On Jul 13, 2014
Okeikpu: Nkita rikwaaru gi nsi there..... afurum na ujo adi atu gi grin grin

Ndo, gbaghara m,
Echerem n'udo and ezi nkparita uka aloghachila na threadia.

Ugbu a nhuru gi, ejim chineke n'ario gi ka ihe gbasara ikpu belatatu, ka umuigbo were ebe a mere ebe ngbaba
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 8:28am On Jul 14, 2014
Okeikpu: nwanne anyi na'ku nkwa summer..... efe adiroo at'll wink ejirigomu ikpu hiri isi embarassed kedu ije? ama m na udo di.....


NNAM UDO DI, ASIRI NA EMEPE UZOR, EMEPE ONU.ONYE NEBE IHE IKPU NA ASO, ORAGBUO NWA NO NA AFOR... KEDU KA SUMMER DI AN AHU GI


AMU NA EKENE
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 8:33am On Jul 14, 2014
Ngwakwe:

Ndo, gbaghara m,
Echerem n'udo and ezi nkparita uka aloghachila na threadia.

Ugbu a nhuru gi, ejim chineke n'ario gi ka ihe gbasara ikpu belatatu, ka umuigbo were ebe a mere ebe ngbaba


otolo gbagbuo ndi amusu, iburu nwkoe, busu mia gi amu, iburu nwanyi nkita rachagi ikpu...kedu ife gbasara gi ? mu na oyi m nwoke bu okeipku na ekwu ibia na eme pastor...


iburu pastor jebe na uno uka obugi ebe a


kedu udi pretentious life bu nka?

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 8:38am On Jul 14, 2014
toshmann:
Tony nke ole? angry
Biko gwakwanu ya, Eze Igwek'ala 1 of Umumkpi na ndi ichie ya, tinyekwa ra ya eze ndi mba ozo di iche iche, gbakoo together na isi obodo umumkpi n'afo 19kpiridim, n'onwa December wee chiem echichi as anu Ana agba egbe o n'acho condom 1. (Unless tony echigo as 2)

Infact echi chara m echichi nkea, ndi choochi etekwaa m mmanu nso unto the same echichi. Ya wu na echichi m a di recognized na ala Igbo gburu gburu mana ulo uka, ma nugwu awusa, ma na ala ndi Lagos mana amerika mana London infact uwa nile

Last week mama Eliza mere recognize na London, tinyekwa ra m ya knight, infact iga Westminster aha m wu ;
Sir Toshmann nwa mama, anu Ana agba egbe o nacho condom 1, lord master of the kings bedchamber and bearer of the order of the garter.
Unite nations nyekwa m permanent seat na security council ha.
Awughi m obere mmadu. Gwakwanu tony. angry
Most importantly, umuasa united nyere m echichi as first lord of the harem. cool


otua, gbam
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by mainman7(m): 12:56pm On Jul 15, 2014
We the Yorubas demand an unalloyed and undiluted APOLOGY from the igbos now! Against the agreement, igbos spared their own corrupt politicians during the 1966 Coup. Again, against the agreement, igbos invaded Ore (Yoruba Land) during the war, what a terrible and evil-minded traitors igbos are!
At Ore, they met their Water-Loo at the hand of common Yoruba hunters (the igbos soldiers cloths tenaciously clung to their flesh, became the same with their body, and attempts to pull it off teared their flesh, blood flowed and fear came upon them) they were then mercilessly slaughters like chickens.
That was their last attempt to ever try to take war to Yoruba Land.
igbos are the most deceitful and unreliable set of people on Earth. You'll enter into an agreement them but they'll surely stab you right at your back, guaranteed! Worst still, they'll try to play on your intelligence by alleging you of the exact evil they are obviously guilty of.
For 3 unforgivable offenses:
1.) Sparing their own currupt people during the 1966 Coup
2.) For again breaching agreement having the effrontery to enter Ore during the war
3.) Most important of all, for trying to play on the intelligence of the Great Yoruba people, by having the effrontery to demand for apology at all when they should have been using your mouth to wipe the floor begging the Yorubas for forgiveness.
We, the Yorubas demand an unalloyed and undiluted APOLOGY from the igbos now!

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 2:43pm On Jul 15, 2014
Onye kwa bu onye ara ofe mmanu, biko nu gbanu ya nkita , onye obuna atupukwara ha onu. ndia abughi madu biko.... uche unu di ya, ka threadia hapu imebi


ona afu ha ufu ka threadia siri na aga ofumma

biko umunne unu atupukwara ya onu

mainman7: We the Yorubas demand an unalloyed and undiluted APOLOGY from the igbos now! Against the agreement, igbos spared their own corrupt politicians during the 1966 Coup. Again, against the agreement, igbos invaded Ore (Yoruba Land) during the war, what a terrible and evil-minded traitors igbos are!
At Ore, they met their Water-Loo at the hand of common Yoruba hunters (the igbos soldiers cloths tenaciously clung to their flesh, became the same with their body, and attempts to pull it off teared their flesh, blood flowed and fear came upon them) they were then mercilessly slaughters like chickens.
That was their last attempt to ever try to take war to Yoruba Land.
igbos are the most deceitful and unreliable set of people on Earth. You'll enter into an agreement them but they'll surely stab you right at your back, guaranteed! Worst still, they'll try to play on your intelligence by alleging you of the exact evil they are obviously guilty of.
For 3 unforgivable offenses:
1.) Sparing their own currupt people during the 1966 Coup
2.) For again breaching agreement having the effrontery to enter Ore during the war
3.) Most important of all, for trying to play on the intelligence of the Great Yoruba people, by having the effrontery to demand for apology at all when they should have been using your mouth to wipe the floor begging the Yorubas for forgiveness.
We, the Yorubas demand an unalloyed and undiluted APOLOGY from the igbos now!

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 6:40am On Jul 17, 2014
ndi igbo umu nnem, ndi oma, ndi chukwu goziri agozi, ada unu nwanyi si anambra na ekene unu. Abum onye igbo,uwa ozo nga abia,nga bu kwa onye igbo. Umu nnem,unu di uso. Dalu ni.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by punta(f): 7:20am On Jul 17, 2014
Ndi be anyi mma mma nu o! Igbo bu Igbo ekenee mu unu o!

Obi bu mu so anuli ifu ogbako umunne di otu a na ebe a.

Mu onwem bukwa Ada Ide na Anambra state.

Uwa mu uwa asaa m ga abu onye Igbo bulukwa onye Anambra.

Ka Chukwu abiama gozie anyi nine.

Udo chia!

Igbo ga adi!

Dalu nu umunnem
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 9:39am On Jul 17, 2014
tonychristopher:


NNAM UDO DI, ASIRI NA EMEPE UZOR, EMEPE ONU.ONYE NEBE IHE IKPU NA ASO, ORAGBUO NWA NO NA AFOR... KEDU KA SUMMER DI AN AHU GI


AMU NA EKENE
nwanne soma dika oya adi..... Onye si ebe osili puta uwa naa ka Chineke na'gozi..... Kuba nkwa na onwero ife na emenu grin Keneelum ndi be gi....
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 9:49am On Jul 17, 2014
tonychristopher:


otolo gbagbuo ndi amusu, iburu nwkoe, busu mia gi amu, iburu nwanyi nkita rachagi ikpu...kedu ife gbasara gi ? mu na oyi m nwoke bu okeipku na ekwu ibia na eme pastor...


iburu pastor jebe na uno uka obugi ebe a


kedu udi pretentious life bu nka?
Biko hapu ngwakwe aka.......oke-aju na ajo ugani ji nwoke mmadu aka grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 9:56am On Jul 17, 2014
toshmann: Olee ebe Onye obula gara?
Ify!!!!
Darfur!!!!!
Agaba419
Ify umuboys o
Otele, otele mgbeke eee
Adabekee
Adaobi
Tony Umu mgboto
Romanus
Oke"something"Kara aka
Ndi b'anyi elee unu ooo
Okeikpu nada ajo uda.... cool kpoo okwu afa, ujo atuna gi cool

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 10:04am On Jul 17, 2014
ifyalways: Ify nkwa. . .Present sirs cheesy

O nweghi ihe oke ga-eme Akpa rice. Odeshi cheesy

hmmm.. IFY NKWA shocked ekwurum na iya na'gba ajo nkwa..... wink Udo diri gi.....
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 10:09am On Jul 17, 2014
tonychristopher:


nna m dibe ya ...o icho EZIGBO okeipku ku...oyi Di
grin grin grin Ogini ka'nako ebe ify nkwa no around undecided
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 10:22am On Jul 17, 2014
Ngwakwe:

Ndo, gbaghara m,
Echerem n'udo and ezi nkparita uka aloghachila na threadia.

Ugbu a nhuru gi, ejim chineke n'ario gi ka ihe gbasara ikpu belatatu, ka umuigbo were ebe a mere ebe ngbaba
Udo di nwanne.... ife gbasara IKPU ga ebenata...ma oburu na Ify nkwa y'ekwe . Ejim ohere-aa na ekene umu-ada no ebe a...... onye kwe na govamentim, ife adiri ya nma cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by punta(f): 10:42am On Jul 17, 2014
O ka unu si eme ebea? O nwero onye soul mu nnoo? Ka m na ekilikwa unu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 12:40pm On Jul 17, 2014
Okeikpu: nwanne soma dika oya adi..... Onye si ebe osili puta uwa naa ka Chineke na'gozi..... Kuba nkwa na onwero ife na emenu grin Keneelum ndi be gi....


nna m, eje go sabbatical ugbua..onye be m di ime, okpu amu mu juru oyi..mana inwe asa di angha ikpota ya eba ka m mara na amu oga ebinite ije


okeipku nwa mama kedu ije....ngwakwe joro inwe m obara mgba ni enu....kuba ife

onwero..si ify chobaragi nwanyi

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 12:44pm On Jul 17, 2014
punta: O ka unu si eme ebea? O nwero onye soul mu nnoo? Ka m na ekilikwa unu.


nne, punta, i ;puta kwa mpichara gi ikpu, juo okeipku ka m si eme....nne kedu nke iji..obu iru ka obu azu

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:31pm On Jul 17, 2014
tonychristopher:


nna m, eje go sabbatical ugbua..onye be m di ime, okpu amu mu juru oyi..mana inwe asa di angha ikpota ya eba ka m mara na amu oga ebinite ije


okeipku nwa mama kedu ije....ngwakwe joro inwe m obara mgba ni enu....kuba ife

onwero..si ify chobaragi nwanyi
grin grin Ajo anu! congrat....! emesia ka'nyi suo ofuma..... odim osiso.... keneerum Ifynkwa wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:56pm On Jul 17, 2014
Asadike na Punta, ndewo nu. Ebe a wu ama egwuregwu ndi Igbo na NLD kiss. Nno nu. Unu zekwara Agaba, Tosh na Okeikpu cheesy

TonyChristopher, Okeikpu , Okwu unu abuo e kweghi okwukwu.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:30pm On Jul 17, 2014
ifyalways: Asadike na Punta, ndewo nu. Ebe a wu ama egwuregwu ndi Igbo na NLD kiss. Nno nu. Unu zekwara Agaba, Tosh na Okeikpu cheesy

TonyChristopher, Okeikpu , Okwu unu abuo e kweghi okwukwu.

ify Nwa .NNE mpara GI bu uru anu akwa ikwere m nkwa omalicha Nwa bu so uru .NNE achoghi lepka

NNE idi sharp mana aduna adu ka adu GI adu

udo

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:32pm On Jul 17, 2014
Okeikpu: grin grin Ajo anu! congrat....! emesia ka'nyi suo ofuma..... odim osiso.... keneerum Ifynkwa wink


udo nna na agba mbo chi olisa dube GI

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 9:57am On Jul 18, 2014
tonychristopher:


udo nna na agba mbo chi olisa dube GI
Amioooooooooooooooo....... smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 10:03am On Jul 18, 2014
ifyalways: Asadike na Punta, ndewo nu. Ebe a wu ama egwuregwu ndi Igbo na NLD kiss. Nno nu. Unu zekwara Agaba, Tosh na Okeikpu cheesy

TonyChristopher, Okeikpu , Okwu unu abuo e kweghi okwukwu.
Ifynkwa...ina asi agadi nwanyi mechaa ati-anya,ogi ya'ta isi ya ina achu nkita na nsi, o gi y'eri

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 7:48pm On Jul 18, 2014
Okeikpu: Ifynkwa...ina asi agadi nwanyi mechaa ati-anya,ogi ya'ta isi ya ina achu nkita na nsi, o gi y'eri

Otua ka odi

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by armyofone(m): 1:10am On Jul 19, 2014
Umu uwa, kedu nu?

Ifyalways, longest of time. Howdy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:11am On Jul 19, 2014
armyofone: Umu uwa, kedu nu?

Ifyalways, longest of time. Howdy
Onye army. I'm fine dear, dalu.

Tony na Okeife,ozokwa,okwu unu e kwero nmadu tinye Onu. Hoha.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:05am On Jul 19, 2014
punta: Ndi be anyi mma mma nu o! Igbo bu Igbo ekenee mu unu o!

Obi bu mu so anuli ifu ogbako umunne di otu a na ebe a.

Mu onwem bukwa Ada Ide na Anambra state.

Uwa mu uwa asaa m ga abu onye Igbo bulukwa onye Anambra.

Ka Chukwu abiama gozie anyi nine.

Udo chia!

Igbo ga adi!

Dalu nu umunnem
Nne noo. Kedu ka imere?
Ama m n'udo di. Ndi nwe obodo abatago.

@Toshman
Punta na-ekele ooo

(1) (2) (3) ... (195) (196) (197) (198) (199) (200) (201) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 65
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.