Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,958 members, 7,817,817 topics. Date: Saturday, 04 May 2024 at 08:16 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (202) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292457 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (199) (200) (201) (202) (203) (204) (205) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IFY124(f): 8:55pm On Sep 18, 2014
@TonyChristopher, ndo nwannem. Nke iji buru mmadu o ga ewute gi, mana ya ewutebiga na gi oke. Chukwu mere ya na mbu ga emekwa ya ozo.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 11:05pm On Sep 18, 2014
IFY124: @TonyChristopher, ndo nwannem. Nke iji buru mmadu o ga ewute gi, mana ya ewutebiga na gi oke. Chukwu mere ya na mbu ga emekwa ya ozo.

Dalu Nne....chobara M Concubines....Fall Back Position


DaLu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 11:10pm On Sep 18, 2014
OdenigboAroli:

Haha...Nnaa,onwero oge nji juo ya maka "ogodo" ya. Ifem julia bu maka onodu.
Nke ibuo,ina asi na aka ejidegie,obu yi bu aka jie ?
Nekwo m abu na ife adiria.
Ekenekwaa m gi.
Lol


Ebe Ana Ama Njakiri
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 6:28am On Sep 19, 2014
IFY124: I nwero nsogbu, o nwee nke di available m ga eme ka I malugringrin
Chaiiii, akpa afiam abago grin mana oburukwa na ur own di somehow available, ikpachai m the thing na awatalom na akpu osisi grin

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IFY124(f): 9:03pm On Sep 19, 2014
Okeikpu: Chaiiii, akpa afiam abago grin mana oburukwa na ur own di somehow available, ikpachai m the thing na awatalom na akpu osisi grin
mba odiro
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IFY124(f): 9:07pm On Sep 19, 2014
tonychristopher:

Dalu Nne....chobara M Concubines....Fall Back Position


DaLu
hmmm! m ga esi ebe ole chota ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 5:04am On Sep 20, 2014
IFY124: mba odiro
Nsogbu adiroo cry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:25am On Sep 20, 2014
IFY124: hmmm! m ga esi ebe ole chota ?


Nne Choba...Melu Nwanne Gi EbeLe


Ofu Ikpu Na Egbu Amu


Obu Na Imagi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IFY124(f): 8:12am On Sep 20, 2014
tonychristopher:


Nne Choba...Melu Nwanne Gi EbeLe


Ofu Ikpu Na Egbu Amu


Obu Na Imagi
O buro eziokwu! Ofu nwoke kwesiri ofu nwanyi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IFY124(f): 8:13am On Sep 20, 2014
Okeikpu: Nsogbu adiroo cry
gini na eti gi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 2:18pm On Sep 20, 2014
IFY124: gini na eti gi?
O giwna na eti m grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 2:24pm On Sep 20, 2014
IFY124: O buro eziokwu! Ofu nwoke kwesiri ofu nwanyi
Ofu Nwanyi ama nzuru udi mmadu dika m undecided umu-ife dika from 10 gbagobe.... acholum imuchi 1villa....
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 2:26pm On Sep 20, 2014
tonychristopher:


Nne Choba...Melu Nwanne Gi EbeLe


Ofu Ikpu Na Egbu Amu


Obu Na Imagi
Di okpa,iga eji unu nanu umu mmadu 1day grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IFY124(f): 6:33pm On Sep 20, 2014
Okeikpu: Ofu Nwanyi ama nzuru udi mmadu dika m undecided umu-ife dika from 10 gbagobe.... acholum imuchi 1villa....
Agha di kwa!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IFY124(f): 6:35pm On Sep 20, 2014
Okeikpu: O giwna na eti m grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 9:23pm On Sep 20, 2014
IFY124: Agha di kwa!
Agha adiro nnem grin mana oburu na iga ekwe na ife otu kwuru,mmee gi ezenwanyi overall wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 9:24pm On Sep 20, 2014
IFY124:
undecided
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IFY124(f): 10:56am On Sep 21, 2014
Okeikpu: Agha adiro nnem grin mana oburu na iga ekwe na ife otu kwuru,mmee gi ezenwanyi overall wink
kedu ife out kwuru? Abu m ezenwanyi already
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 4:46pm On Sep 21, 2014
IFY124: kedu ife out kwuru? Abu m ezenwanyi already
Umu nwanyi na aghugho smiley so ighotarozi nkata anyi na ahazi since sad sendielum akala-igwe gi, ka'nyi karia as umu-nne undecided sendie ya na ds email: enetdax17@gmail.com. my yahoo abrok go grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:12pm On Sep 23, 2014
Heyi!
Ndi ojooo agbaala plural grin
Ndi m ka mma cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:34am On Sep 26, 2014
Okeikpu na tonychristopher, I am not mkpumkpu but 5ft 8!

Okeikpu: Keduzi onye si m na Peppyluv di ajo mkpumkpu,osi noo nwa jai ife ka ojiri gbanari akakpo.... Munwa che noo ginwa gwalum the thing.... Ima na umunwanyi di ajo mkpumkpu na like igba speed, and ife ha na aku na nkwa,2 adi eke ya grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 8:01am On Sep 26, 2014
peppyluv02: Okeikpu na tonychristopher, I am not mkpumkpu but 5ft 8!

Ada eji eje mba, asa nwa! Munwa ma na obu asiri ka fa n'aku..... Biko iwe ewena gi

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 8:02am On Sep 26, 2014
peppyluv02: Okeikpu na tonychristopher, I am not mkpumkpu but 5ft 8!

Ada eji eje mba, asa nwa! Munwa ma na obu asiri ka fa n'aku..... Biko iwe ewena gi

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 1:53pm On Sep 26, 2014
[quote author=toshmann]Heyi!
Ndi ojooo agbaala plural grin
Ndi m ka mma cheesy] Ifuro ndi-mmadu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 1:55pm On Sep 26, 2014
[quote author=toshmann]Heyi!
Ndi ojooo agbaala plural grin
Ndi m ka mma cheesy[ ] Ifuro ndi-mmadu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:28pm On Sep 26, 2014
Nsogbu adighi kiss

Okeikpu: Ada eji eje mba, asa nwa! Munwa ma na obu asiri ka fa n'aku..... Biko iwe ewena gi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by christopher123(m): 5:27pm On Sep 26, 2014
peppyluv02: Nsogbu adighi kiss


Nwanyi OMA Jedi Ije...obu m tonychristopher

Krdu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by christopher123(m): 5:30pm On Sep 26, 2014
peppyluv02: Okeikpu na tonychristopher, I am not mkpumkpu but 5ft 8!



Nne don't mind us...asighi m na idi Short... iwe ewekwanagi... mana idiri godi mpkukpu... ihe GI OSI mkpumkpu

Hopi okeikpu

Okeipku kedu ije ....winter di sharp
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by christopher123(m): 5:37pm On Sep 26, 2014
Okeikpu: Agha adiro nnem grin mana oburu na iga ekwe na ife otu kwuru,mmee gi ezenwanyi overall wink


Hmnnnn

Inebe ife ikpu na aso iragbuo Nwa no na AFO...

Obey me

Onye fu ka amu si Ekwe odika oga Ara uwa

Hapu ify

Ejighi oke amu eyija agadi ujo


Munwa bu Anu ana agba egbe ona eyi gold circle
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 9:34pm On Sep 26, 2014
toshmann: Heyi!
Ndi ojooo agbaala plural grin
Ndi m ka mma cheesy
Toshmann, so ika no na threadi a....wow, it's been a looooonnnng while. Udo diri mmadu niile o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IFY124(f): 5:45am On Sep 30, 2014
Dalu nu umunne m. Otekwa na. Unu emere agha?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 7:22am On Sep 30, 2014
IFY124: Dalu nu umunne m. Otekwa na. Unu emere agha?

Anyi ri mma

(1) (2) (3) ... (199) (200) (201) (202) (203) (204) (205) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 21
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.