Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,133 members, 7,814,963 topics. Date: Thursday, 02 May 2024 at 02:20 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (38) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292252 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (35) (36) (37) (38) (39) (40) (41) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by HighChief4(m): 6:20pm On Mar 02, 2012
^^^Ogini na afioooo, Ify igwarozim na onwere onye na ebutere anyi mmanya. Biko gwa ogo anyi nwoke ka obutere anyi mmanya tupu ochebe echiche imetu gi aka, maka akpiri na akpozi na akozi anyi oko
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 11:06pm On Mar 02, 2012
ifyalways:

El,so Nadia wu concubine gi?hahaha,iwu onye apari.

Nri Priest,nwanyoo kwa.I na-anyi ajo aru these days.Nwanyo kwa.Anyi anugo maka nna anyi Ojukwu,Ka Chukwu mezie okwu.

Odumchi so i rita Ututu?Ihechiowa kwanu?Nna m na-akpo m aga ebe ndi nwhu.So much fun!
A gam ebido ugbu a na agbali n'ede Aro.Imela.

Ya gazie Umunne m.
PS:A nurum na Presido1/Fromuk na Pres-elect/Darfur no n'ulo nga courtesy of ugwo ha ji Felimbobo.God wud make a way.lol

Ehehe nu m'ritara Ututu.

Ututu na Ihechiowa bu umunne anyi. Ututu mara nma. Anyi na agbafeje ya ma anyi si Aro gawa Ohafia.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:07am On Mar 03, 2012
Ify m

Itiwaala m Obi cry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 6:13pm On Mar 07, 2012
O men!
Pres-elect bia ka m give gi correct escort girl (aka akwuna cool)kajara akaja na holland.
O kuo gi something for two day I ga echefu na e nwere onye Ana akpo Ify. grin

O ihe I-neediri now. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 12:48pm On Mar 08, 2012
Ike nsi kedu? I na-esi isi. Kedu ebe i no eri oge?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 4:25am On Mar 09, 2012
lekwanu wedding cake toshman grin

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 4:30am On Mar 09, 2012
lekwanu egwu nwunye toshman na agu grin


https://www.youtube.com/watch?v=LrTNZlaVOGc




toshman, hapu nwunye ndi ozo  angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:26pm On Mar 10, 2012
High chief,o nwebeghi onye putere nmaya.Nwa darfur choro iji m egwu egwu.

Otele,owu m ka aba na amuru okpo?Lekwa Pres elect,ga nye ya nwanne gi nwanyi too.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by princepee: 5:48pm On Mar 11, 2012
IGBO BU IGBO EKENE KWAM UNU,...O MU NWA EZE PEE NA ASI UNU NMANMA NU. ABUM NWA AFO, ABUM ONYE OWA NA EZEAGU IGBUDU DI NA ENUGWU STATI.........NKE ONYE CHIRI YA ZEREOOO UMU ADA IGBO ANAM ASI CHUKWU NOYERE UNU NINE
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 2:39am On Mar 12, 2012
@Princepee
Enyi, ndewoo I gbalasala ama Ndi Igbo.

@Ify
Ify biko gbaharam. Ke mgbe isi'm na Aro na asu "nawa" m'nobe na eche makaya. Ihe mere bu na i kotatara ya. Olu Aro bu "nawa" owughi "nagha". Ihe mere o ji gbawujuo mu anya bu na otutu ndi nokesara mu na asuya. O ihe m'si k m'mee ka i mara.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:28pm On Mar 12, 2012
Princepee,ndewo.Bia noro n'akuku m.Biko ijikwa ego,i nwekwara nmuo eji eri ego?Ihe mere wu na ana m acho e-di.Onye ji cash! Umunne m high chief and co choro inwu mmai n'isi m sharp sharp.El choro iji dowry m zuo "Chinyeng motorcycle" o ga-eji agba okada n'Onicha.afufu di too much.lol

Odumchi,nsogbu anoghi.E ritata m na Nna m na ekwu mgbe o bula "I nawa agbali asu Aro" so i knew "nawa" was an Aro word.Ka nka.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 4:00am On Mar 27, 2012
Igbo ebee ka unu no?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:35am On Mar 27, 2012
Anyi no ya.
Boiz na eche ka 'okuko Igbo'(fresh girl) dabata tupu ha ariputa ka ijiji bia chuo ya.
Babez(me,myself and i) na eche ka nwoke mara nma ji ego dabata ka m bia chuo ya with okija juju m lee ma o ga alu m.hoha.

Eziokwu,kemgbe Pres elect gbara m alukwaghi m,ihere na eme m ibia ebe a.choi,chei,O kam si je. embarassed

Umu Igbo biri nu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 10:59pm On Mar 27, 2012
Umunne,keduzi egwu eji ? Ify,afuziim ka isi akpa umu guy stud! Nsogbu adiro na nkolom maka na anu gbaa tata echi bu nta. . . Nwa Onye Nri na ayo Olisa bi n'igwe ka orukwasa umuigbo NGOZI pulu iche!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 11:09pm On Mar 27, 2012
Eh-eh!

O bu ugbua k m'huru unu. M'chere na uno agala Easter break osiso.

Ify lewennu otu aru gi ga ekuputa umu okorobia ka ebe egbe huru umu okuku na akpagari.

Nri, Ndaa kwan? Ihe dum onaha ejezikwa?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 2:45am On Mar 28, 2012
odumchi: Eh-eh!

O bu ugbua k m'huru unu. M'chere na uno agala Easter break osiso.

Ify lewennu otu aru gi ga ekuputa umu okorobia ka ebe egbe huru umu okuku na akpagari.

Nri, Ndaa kwan? Ihe dum onaha ejezikwa?

Odumchi,aghotalum nke mbu idelu mana aghotasirom ife nine idelu na nke abuo. Biko kowalum ofuma.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 2:47am On Mar 28, 2012
NRI PRIEST:

Odumchi,aghotalum nke mbu idelu mana aghotasirom ife nine idelu na nke abuo. Biko kowalum ofuma.


Odumchi,nke abuo idelu oputalu,"is everything ok" ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 3:55am On Mar 28, 2012
NRI PRIEST:


Odumchi,nke abuo idelu oputalu,"is everything ok" ?

Ehhh o bu ife o putalu. (let me follow you and write Anambra grin)
Ke ka i ije uwa si dili gi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 5:35am On Mar 28, 2012
Odum,kedu ka ndi ARO si ekwu; i am confused? In Idenmili we say; "egwulu ejum anya".
Na aka nke ozo, kedu ka ARO si akpo "bastard" ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 1:59am On Mar 29, 2012
Nri, o bulu na icholu ikwu "I am confused" na Aro, ife ima asi bu "anya agbanwujuolam". Kama ife onhu m'delu aburo Aro. O bu Izugbe. Ndi Aro enwero ife di iche ha na akpo "bastard". "Bastard" bu "onye enwee nna".
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 3:47am On Mar 29, 2012
odumchi: Nri, o bulu na icholu ikwu "I am confused" na Aro, ife ima asi bu "anya agbanwujuolam". Kama ife onhu m'delu aburo Aro. O bu Izugbe. Ndi Aro enwero ife di iche ha na akpo "bastard". "Bastard" bu "onye enwee nna".

Comprende! In Idenmili we call a bastaard "nwa ime nkpuke"
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Pozzy(m): 4:29am On Mar 29, 2012
Ala Aba mma mma nu !!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 5:20am On Mar 29, 2012
NRI PRIEST:

Comprende! In Idenmili we call a bastaard "nwa ime nkpuke"

M'ga edetu ife a na akwukwo mkpulu okwu Igbo'm. Imego. Kedu ife 'nkpuke' putalu?

Pozzy: Ala Aba mma mma nu !!!

Yah!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 12:39pm On Mar 29, 2012
Odumchi, "nkpuke" putalu "woman's quarter",hence "nwa ime nkpuke" translates to "child begat in a woman's house". You have to also understand that the house doesnt necessarily belongs to the woman but given the fact that the mother wasnt married made her abode a womans house. I hope I was able to made an impact in my translation.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:44pm On Mar 29, 2012
Nri,dalu so.E wepu na i kwulu now,a maghim ihe "nkpuke" putalu na agbanyeghi na ama m ihe ime nkpuke bu.Dalu Odogwu.

@Pozzy,ndewo.I bu nwoke ka i bu nwanyi?A nam acho di,o buru na uche gi di ya,mee ka m mara.

Odumchi,nde aga ide?Ehen,ndi Aro ana ekwu "i mere olia?" and "Nnawo" for weldone or goodmorning.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 5:06pm On Mar 29, 2012
ifyalways: Nri,dalu so.E wepu na i kwulu now,a maghim ihe "nkpuke" putalu na agbanyeghi na ama m ihe ime nkpuke bu.Dalu Odogwu.

@Pozzy,ndewo.I bu nwoke ka i bu nwanyi?A nam acho di,o buru na uche gi di ya,mee ka m mara.

Odumchi,nde aga ide?Ehen,ndi Aro ana ekwu "i mere olia?" and "Nnawo" for weldone or goodmorning.
Ifeoma,Ifeoma, okwa ngwalui na ibu a bad girl na ebute ogbaghari na etiti umu okolobia!
Daalu maka ukpa ekene ibunyelum. . .Obulu na onwee ife ina aghotaro na Igbo Onicha juo mu maka amam onu Igbo Omanbala ofuma.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 11:00pm On Mar 30, 2012
NRI PRIEST: Odumchi, "nkpuke" putalu "woman's quarter",hence "nwa ime nkpuke" translates to "child begat in a woman's house". You have to also understand that the house doesnt necessarily belongs to the woman but given the fact that the mother wasnt married made her abode a womans house. I hope I was able to made an impact in my translation.

Ehh aghotalam. Da'alu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 11:11pm On Mar 30, 2012
ifyalways: Nri,dalu so.E wepu na i kwulu now,a maghim ihe "nkpuke" putalu na agbanyeghi na ama m ihe ime nkpuke bu.Dalu Odogwu.

@Pozzy,ndewo.I bu nwoke ka i bu nwanyi?A nam acho di,o buru na uche gi di ya,mee ka m mara.

Odumchi,nde aga ide?Ehen,ndi Aro ana ekwu "i mere olia?" and "Nnawo" for weldone or goodmorning.

Ify ihe nile digba nma. Ndaa kwan aga gonwo mere?
Odighi Aro anaghi ekwu "I mere olia". "I mere olia" putara "Ndaa aga I mere" na Aro mokwan "Ele otu I mere" na Izugbe. Kama anyi na asu "Nnawo". O putara "Good morning". A na asujere ya ndi ochie-oche.
The response to it is "nnenyi ibola" meaning "good morning my friend are you awake?" "Well done" wu "imeela".
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 11:13pm On Mar 30, 2012
NRI PRIEST:
Ifeoma,Ifeoma, okwa ngwalui na ibu a bad girl na ebute ogbaghari na etiti umu okolobia!
Daalu maka ukpa ekene ibunyelum. . .Obulu na onwee ife ina aghotaro na Igbo Onicha juo mu maka amam onu Igbo Omanbala ofuma.


Oyi, Gini bu 'ukpa'?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nedu210(m): 3:32am On Apr 07, 2012
umu igbo ekenee mu unu o cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nedu210(m): 3:52am On Apr 07, 2012
grin
ifyalways:

@Pozzy,ndewo.I bu nwoke ka i bu nwanyi?A nam acho di,o buru na uche gi di ya,mee ka m mara.
Ada nwanyi, asi m no nani ogugu kam ga na abia nl igu mkpalita uka unu, mana mgbe m fulu akwukwo idegalu pozzy okpala m amu nke ukwuu, gbaa mu ghari, ma wezikwaa mu iwe na Ogori dika gi, Agbala nwanyi na adighi enyo onwe ya na enyo na acho pozzy ebe m no gha. cool

grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 1:24pm On Apr 07, 2012
odumchi:

Oyi, Gini bu 'ukpa'?

Odum, "ukpa" means basket but not just any kind of basket but a particular one used by men during yam harvest. Its in rectangular shape and mostly found in Idenmili areas. It could be found somewhere else but I dont know.

(1) (2) (3) ... (35) (36) (37) (38) (39) (40) (41) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 35
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.