Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,151,408 members, 7,812,210 topics. Date: Monday, 29 April 2024 at 10:07 AM

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. - Culture (12) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (21840 Views)

Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (9) (10) (11) (12) (13) (Reply) (Go Down)

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 4:13am On Jan 23, 2015
omonuan:

Iwe lkpocha ufodu Nd'igbo mana hapu ndibem bu ndi Anioma. Obu maka anyi no na Delta ka ijina kpokwa anyi afa? Mana okwu gi dikwa nma. Mana oge ozo iga akpo ndi Igbo nile biko chetakwa maka umu nwanne gi no na Delta bu kwa Nd'Igbo.
obim naeruru ndi Anioma... Oge erula mgbe ha ji aputa steeti delta wink

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Yeske2(m): 4:33am On Jan 23, 2015
Buhari ga emeri na febuhari 14, GEJ nachie ebe o si we bia.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 4:35am On Jan 23, 2015
lBy Uzor Maxim Uzoatu

“I remember in 1985 in Africa Hall that he
was for confirmation of Dr Peter Onu of
Nigeria, who was acting Secretary General
but Nigeria’s Head of State Gen
Muhammadu Buhary was adamant in his
support of Niger’s candidate, Idi Omaro, a
Fulani Muslim. In a meeting, a handful of
Presidents led by Nyerere met with Gen
Buhary and Nwalimu begged him: ‘Please
give us Peter!’ Buhary refused and forgot
even to be courteous to his old peers. What
was astonishing, when the vote was in
favour of Niger’s candidate, the Nigerian
Head rejoiced to such a degree that he was
unable to control his emotions. That was a
moment I witnessed and was convinced
that General Buhary would not last long as a
leader.” –--- The OAU: Reality Or Fiction by
Ibrahim Daggash, former Head of
Information and Communication,
Organization of African Unity (OAU); pg 69;
ISBN 1-9044722-25-3

It is unheard-of in
history that a self-respecting leader of a
country would vote against his country’s
candidate in international diplomacy. But
here, you have it in black and white, in a
book, that former Head of State General
Muhammadu Buhari would rather have a
Fulani Muslim candidate from Niger instead
of Nigeria’s own esteemed Dr. Peter Onu.
Not even the highly revered then President
of Tanzania, Julius Nyerere could make
Buhari to change his mind.

This kind of
bizarre shamelessness is why Nigeria is the
laughing stock of the civilized world. It is
unthinkable that any leader, anywhere
would insult his own country by backing an
opponent from another country.

READ FULL > > >

www.scannewsnigeria.com/politics/buhari-the-only-leader-ever-who-voted-against-his-nation/

lekwa akuko m fotara maka buhari na udi asi o kporo umu Igbo.ihere megbuo rochas na ndi otu ya

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Remarkable: 4:42am On Jan 23, 2015
What dialect do you speak/write?

Abagworo:

Lies! Lets face issues please. No Hausa man seized any Igbo properties. Ma na ibia na ali iguocha ta ndi be Jonathan nochiri ulo ndi nnana ayi ruru na iguocha. Ha turu asi na obu ndi ihuruoha ma na o bu ndi Bayelsa meru ihe ojoo nkea. Onye agbata obi gi napuru gi ihe gi ka onye ugwu njo. Even in the 10 commandments "thou shalt not covet thy neighbour.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Remarkable: 4:51am On Jan 23, 2015
Nne unu anwula - I have to speak in English cause this is annoying... I wonder why Igbos that support Buhari really know the man they are supporting and want to elect president.... Yes, GEJ is clueless, GEJ is incompetent, GEJ is this and GEJ is that... but for Buhari? as an alternative? if I say their heads need to be checked it might seem like an insult, but I really can not process in my own head.. (maybe its me instead... - why any iIgbo adult will want a Buhari presidency over GEJ...

Chineke mere anyi ebere! Out a ka o ha m n'onu.
cheruv:
lBy Uzor Maxim Uzoatu

“I remember in 1985 in Africa Hall that he
was for confirmation of Dr Peter Onu of
Nigeria, who was acting Secretary General
but Nigeria’s Head of State Gen
Muhammadu Buhary was adamant in his
support of Niger’s candidate, Idi Omaro, a
Fulani Muslim. In a meeting, a handful of
Presidents led by Nyerere met with Gen
Buhary and Nwalimu begged him: ‘Please
give us Peter!’ Buhary refused and forgot
even to be courteous to his old peers. What
was astonishing, when the vote was in
favour of Niger’s candidate, the Nigerian
Head rejoiced to such a degree that he was
unable to control his emotions. That was a
moment I witnessed and was convinced
that General Buhary would not last long as a
leader.” –--- The OAU: Reality Or Fiction by
Ibrahim Daggash, former Head of
Information and Communication,
Organization of African Unity (OAU); pg 69;
ISBN 1-9044722-25-3

It is unheard-of in
history that a self-respecting leader of a
country would vote against his country’s
candidate in international diplomacy. But
here, you have it in black and white, in a
book, that former Head of State General
Muhammadu Buhari would rather have a
Fulani Muslim candidate from Niger instead
of Nigeria’s own esteemed Dr. Peter Onu.
Not even the highly revered then President
of Tanzania, Julius Nyerere could make
Buhari to change his mind.

This kind of
bizarre shamelessness is why Nigeria is the
laughing stock of the civilized world. It is
unthinkable that any leader, anywhere
would insult his own country by backing an
opponent from another country.

READ FULL > > >

www.scannewsnigeria.com/politics/buhari-the-only-leader-ever-who-voted-against-his-nation/

lekwa akuko m fotara maka buhari na udi asi o kporo umu Igbo.ihere megbuo rochas na ndi otu ya

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 5:23am On Jan 23, 2015
tonychristopher:

Anyi ga api aka anyi na ikpu nne gi
Ka Chineke mere gi ebere.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Aegon(m): 6:10am On Jan 23, 2015
Abagworo:

We gain nothing lying to ourselves. Father Mbaka abughi onye Yoruba kama okpebiri ikwu eziokwu nwere onwe ya n'agbaghi na nwunye Jonathan mere ya offer ego. Mu onwe m bu Abagworo bu onye eziokwu gbasaru ihe Igbo. Peter Obi gburu ndi massob maka onye mbamiri but onye mbamiri agaghi egbu ndi mend maka ndi Igbo.

Buhari ka Jonathan ma nma nwoke. Ka ya nwe obi ike(courage) i ji chia Nigeria nke oma.

Father Mbaka abughi onye m ji ele. anaghim ewe okwu ya kponkwem. Father Mbaka si na Ohakim piara Father ihe na afo 2010 Oge itu vote foro onwa ano. oji ya guo egwu Oge ahu, ma na afo 2014 o putara si anyi na ohakim apizighikwa father ihe , oge itu vote foro onwa ise k'oruo. Nwannem atuzila asi ocha ebea, anyincha dum ma ihe. Mama Peshe gara adoration mbaka were si ya na di ya g'achi ozo, orue onwa ibuo n'ihu mbaka puta kwuaria na chineke gwara ya na Jonathan g'ada. Father Mbaka bu ofu onu n'ekwu otutu ihe. Ndi uko chukwu kwesiri iwepu onu n'ihe nile gbasara ndoro-ndoro ochichi. Oburu n'ibi n'onicha I ga ma na ndi n'akpo onwe ha massob by ndi ori na efulefu. ndi Peter obi guru bu ndi n'ekweghi Onitsha nuo mmiri tob'iko. Buhari enweghi obi iji achi Nigeria, okago ezigbo nka. ndi ofe gbaraya gburugburu choir iji aha ya were n'achi anyi. ha choro k'onwuo n'oche ka Osinbajo buru onye isi ala dika yaradua na Jonathan.

Ndewo

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 7:00am On Jan 23, 2015
OrlandoOwoh:

Ka Chineke mere gi ebere.

Amen ..chim ga emere m ebele mana google translator is messing you up real good

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 7:09am On Jan 23, 2015
shizzle11:
asadike, asandigbo nji eme onu, i buro ezigbo mmadi'o. Kedu ih mere na ikporo afam ngbe threada bidoro?.

Umuada priscaoge, ammyluv2002, Gentlemimi, juliaann, chimkaire, ifyalways, ignis, peppyluv02, bia nu ebe'a

GEJ ka anyi ga eso cheesy
Omere eme!!! cool

Ndi ofe mmanu (sabo) choro Buhari nwuo na ochichi ka ha nochie ozokwa undecided tongue cheesy

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 7:18am On Jan 23, 2015
tonychristopher:

Amen ..chim ga emere m ebele mana google translator is messing you up real good
Go find out from your fellow Igbo if I make use of google translator.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 7:55am On Jan 23, 2015
asadike:
Achoghi mu ya. Nwoke ahu afuruo ndi igbo na anya ma ncha.

Achoghii mu nya ma otu ma otu ..
Onwu onye ojoor...
Dee Sam na ekwu kwe ya mgboowula...
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by luvinhubby(m): 7:58am On Jan 23, 2015
Aegon:
Father Mbaka abughi onye m ji ele. anaghim ewe okwu ya kponkwem. Father Mbaka si na Ohakim piara Father ihe na afo 2010 Oge itu vote foro onwa ano. oji ya guo egwu Oge ahu, ma na afo 2014 o putara si anyi na ohakim apizighikwa father ihe , oge itu vote foro onwa ise k'oruo. Nwannem atuzila asi ocha ebea, anyincha dum ma ihe. Mama Peshe gara adoration mbaka were si ya na di ya g'achi ozo, orue onwa ibuo n'ihu mbaka puta kwuaria na chineke gwara ya na Jonathan g'ada. Father Mbaka bu ofu onu n'ekwu otutu ihe. Ndi uko chukwu kwesiri iwepu onu n'ihe nile gbasara ndoro-ndoro ochichi. Oburu n'ibi n'onicha I ga ma na ndi n'akpo onwe ha massob by ndi ori na efulefu. ndi Peter obi guru bu ndi n'ekweghi Onitsha nuo mmiri tob'iko. Buhari enweghi obi iji achi Nigeria, okago ezigbo nka. ndi ofe gbaraya gburugburu choir iji aha ya were n'achi anyi. ha choro k'onwuo n'oche ka Osinbajo buru onye isi ala dika yaradua na Jonathan.

Ndewo
Ka Chineke mezie okwu gi a. cool

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim: 8:29am On Jan 23, 2015
Ununnem ututu oma nu oooooo.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 8:34am On Jan 23, 2015
Aegon:
Father Mbaka abughi onye m ji ele. anaghim ewe okwu ya kponkwem. Father Mbaka si na Ohakim piara Father ihe na afo 2010 Oge itu vote foro onwa ano. oji ya guo egwu Oge ahu, ma na afo 2014 o putara si anyi na ohakim apizighikwa father ihe , oge itu vote foro onwa ise k'oruo. Nwannem atuzila asi ocha ebea, anyincha dum ma ihe. Mama Peshe gara adoration mbaka were si ya na di ya g'achi ozo, orue onwa ibuo n'ihu mbaka puta kwuaria na chineke gwara ya na Jonathan g'ada. Father Mbaka bu ofu onu n'ekwu otutu ihe. Ndi uko chukwu kwesiri iwepu onu n'ihe nile gbasara ndoro-ndoro ochichi. Oburu n'ibi n'onicha I ga ma na ndi n'akpo onwe ha massob by ndi ori na efulefu. ndi Peter obi guru bu ndi n'ekweghi Onitsha nuo mmiri tob'iko. Buhari enweghi obi iji achi Nigeria, okago ezigbo nka. ndi ofe gbaraya gburugburu choir iji aha ya were n'achi anyi. ha choro k'onwuo n'oche ka Osinbajo buru onye isi ala dika yaradua na Jonathan.

Ndewo

Nwanne, e mechaa; i jee nara nne bomboy ofu oompa n'aha m inugo.

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:49am On Jan 23, 2015
OrlandoOwoh:

Go find out from your fellow Igbo if I make use of google translator.

Ogankwu... now ask Google that one
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shizzle11(m): 10:42am On Jan 23, 2015
chimkaire:
Omere eme!!! cool

Ndi ofe mmanu (sabo) choro Buhari nwuo na ochichi ka ha nochie ozokwa undecided tongue cheesy
Uche gi di ya nne, i kwutere ya ofuma.

Ututu oma smiley

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 11:18am On Jan 23, 2015
shizzle11:
Uche gi di ya nne, i kwutere ya ofuma.

Ututu oma smiley
Udo diiri gi, ndeewo cool

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 11:32am On Jan 23, 2015
cheruv:

obim naeruru ndi Anioma... Oge erula mgbe ha ji aputa steeti delta wink

Anugom ihe ikwuru. Daalu nwanem!
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim: 11:52am On Jan 23, 2015
omonuan:

Anugom ihe ikwuru. Daalu nwanem!

Anioma bu umunne anyi. Daalu kwa nwannem.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim: 12:01pm On Jan 23, 2015
Seun this is an error here. Why move this to culture when we are discussing politics here.?You cant ssy because we are using our dialect it now makes it culture. We are not talking culture here so it is wrong to put this thread here. It seems you aint happy that people are against Buhari. Pls move this thread back to politics.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Aegon(m): 12:09pm On Jan 23, 2015
Step2002:

Nwanne, e mechaa; i jee nara nne bomboy ofu oompa n'aha m inugo.

Anugom ooh.
Ndeewo

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 12:10pm On Jan 23, 2015
honourhim:
Seun this is an error here. Why move this to culture when we are discussing politics here.?You cant ssy because we are using our dialect it now makes it culture. We are not talking culture here so it is wrong to put this thread here. It seems you aint happy that people are against Buhari. Pls move this thread back to politics.

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Aegon(m): 12:10pm On Jan 23, 2015
luvinhubby:

Ka Chineke mezie okwu gi a. cool

Ndeewo
Nwannem
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Scholes007(m): 3:02pm On Jan 23, 2015
Ndeewo nu

agam atunyere GEJ na ihi na achorom ya
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Scholes007(m): 3:25pm On Jan 23, 2015
OrlandoOwoh:

Nwa nne m, jiri nwayo. Ofu nne na nna ka anyi wu n'ala Nigeria.
Hahaha ochi atogbuolanu m
Nwannaa google translator awuola gi na ala gringringrin
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Juliaann(f): 3:40pm On Jan 23, 2015
Oh lawd am just seeing this nowsmiley

mana Obu GEJ kam game atunyere o!

mana Obu GEJ kam ga atunyere o!

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 7:29pm On Jan 23, 2015
Juliaann:
Oh lawd am just seeing this nowsmiley

mana Obu GEJ kam game atunyere o!

abeg....speak simple nd correct english....wich one is mana Obu GEJ kam game atunyere o!
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by SonOfEl(m): 8:53pm On Jan 23, 2015
Aegon:
Father Mbaka abughi onye m ji ele. anaghim ewe okwu ya kponkwem. Father Mbaka si na Ohakim piara Father ihe na afo 2010 Oge itu vote foro onwa ano. oji ya guo egwu Oge ahu, ma na afo 2014 o putara si anyi na ohakim apizighikwa father ihe , oge itu vote foro onwa ise k'oruo. Nwannem atuzila asi ocha ebea, anyincha dum ma ihe. Mama Peshe gara adoration mbaka were si ya na di ya g'achi ozo, orue onwa ibuo n'ihu mbaka puta kwuaria na chineke gwara ya na Jonathan g'ada. Father Mbaka bu ofu onu n'ekwu otutu ihe. Ndi uko chukwu kwesiri iwepu onu n'ihe nile gbasara ndoro-ndoro ochichi. Oburu n'ibi n'onicha I ga ma na ndi n'akpo onwe ha massob by ndi ori na efulefu. ndi Peter obi guru bu ndi n'ekweghi Onitsha nuo mmiri tob'iko. Buhari enweghi obi iji achi Nigeria, okago ezigbo nka. ndi ofe gbaraya gburugburu choir iji aha ya were n'achi anyi. ha choro k'onwuo n'oche ka Osinbajo buru onye isi ala dika yaradua na Jonathan.

Ndewo

gbam! Nwannem, i ko wala ihe nchor'inu, i pia ru okwu a pieces!
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Juliaann(f): 8:00am On Jan 24, 2015
duduhemit36:

abeg....speak simple nd correct english....wich one is mana Obu GEJ kam ga atunyere o!
Stop disturbing me plsss

(1) (2) (3) ... (9) (10) (11) (12) (13) (Reply)

Thanksgiving Service Of Oba Of Benin, Ewuare, In Edo Church / 'Lop-sided Appointments Responsible For Disunity In Nigeria' - Sultan Of Sokoto / Olukere Of Ikere Ekiti Now Recognized As An Oba In Ekiti State

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 57
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.