Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,151,397 members, 7,812,166 topics. Date: Monday, 29 April 2024 at 09:20 AM

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. - Culture (10) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (21839 Views)

Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (7) (8) (9) (10) (11) (12) (13) (Reply) (Go Down)

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shizzle11(m): 9:25pm On Jan 22, 2015
asadike:
nwa obodo oyibo mu, nwa biko eweniwe. Ubosi ozo, gi nwa ga bu onye nke mbu nga akpo.
nsogbo adiro adanne, anaghim ewe iwe smiley

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 9:27pm On Jan 22, 2015
Eziachi:

Gwam Ihe omere, nke gosiri na ohughi Ndigbo na anya ma ncha?
Gwa anyi okpurukpu ihe, owughi asikwa asikwaghi onye ozo dere na internet.
faun nwannem aza go ajuju gi
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Abagworo(m): 9:28pm On Jan 22, 2015
tonychristopher:


Bia kedu ihe ina ako.. obu maka buhari... chefuo

The man you just insulted fought the war you idi.ot. I have noticed the anti Igbo antecedents of Jonathans supporters. You insult your elder just because of a failed leader.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:33pm On Jan 22, 2015
Abagworo:


The man you just insulted fought the war you idi.ot. I have noticed the anti Igbo antecedents of Jonathans supporters. You insult your elder just because of a failed leader.

Who the hell is this

Osikwa na obu gini.. Enyi je nuo ogwu gi.... orughi muna gi

Who is this ? Seriously asking

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 9:34pm On Jan 22, 2015
Abagworo:


The man you just insulted fought the war you idi.ot. I have noticed the anti Igbo antecedents of Jonathans supporters. You insult your elder just because of a failed leader.
Ga tinye isi gi na otule Buhari anu.

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by omonnakoda: 9:35pm On Jan 22, 2015
Arysexy:
[s][/s]

Asim nkita ekuke lachaagi anya nabo

Onye ofe mmanu, iru abuo.
Adịghị m ịgwa ndi Osu. Nwa Akwuna
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 9:39pm On Jan 22, 2015
Umu nne m, pia aka gi ebe obula i hu aziza.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 9:42pm On Jan 22, 2015
FKO81:

Ga tinye ise gi na otule Buhari anu.
Nwa nne m, jiri nwayo. Ofu nne na nna ka anyi wu n'ala Nigeria.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by dunkem21(m): 9:42pm On Jan 22, 2015
asadike:
Chai! Threadi a di kwa ezigbo uso o

Nwanyi oma, thread a kacha mma na nairaland gba gburugburu. Anwuri juputara mu n'obi ihu ogbako Igbo bu Igbo na edekwa asusu Igbo nke oma.

Onye si na ya bu onye Igbo, ya puta na-ogbo ka anyi gbalia egwu onwa.

Onye aghala nwanne ya.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Obipat(m): 9:43pm On Jan 22, 2015
Achoro ituru buhari,kpomkwem
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 9:45pm On Jan 22, 2015
dunkem21:


Nwanyi oma, thread a kacha mma na nairaland gba gburugburu. Anwuri juputara mu n'obi ihu ogbako Igbo bu Igbo na edekwa asusu Igbo nke oma.

Onye si na ya bu onye Igbo, ya puta na-ogbo ka anyi gbalia egwu onwa.

Onye aghala nwanne ya.
dalu ezigbo nwokeoma umu igbo ji eme onu

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 9:49pm On Jan 22, 2015
P
berem:
Why are you disturbing my mentions? what is the problem?
Berem, ebee ka itinyere isi kamgbe? O tekwaana! A ma m na campaign unu na-aga nke oma? Inakpuziri ka mmiri doro edo. embarassed Udo diri gi.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eziachi: 9:51pm On Jan 22, 2015
Dbboy:


Nwannem I ga Ama anya efe ekuwala bia nu ugwu awusa obodo Bu jos I fu ulo Ndi nnwane anyi Ndi obodoa nochere sina na own nkeha.
Echem uni si na Jos abughizi Ugwu Hausa maka Jonathan? grin
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 9:51pm On Jan 22, 2015
omonnakoda:
Adịghị m ịgwa ndi Osu. Nwa Akwuna
Taa! Gbafue embarassed
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 9:52pm On Jan 22, 2015
Biko nu, eji mu ohere a we ne ekene umu igbo nile tinyere onu n'okwu a. Anyi ji ofu obi we me ihe ka umu nne. Nka gosiri na igbo nine bu kwa nu ofu. Nke a aburo' anambra asi, enugu we is kwa, imo we me nke a,abia we me ozo ma obu ebonyi we kwu e. Anyi mere ihe a ka umu nne. Oga adiri anyi nma. Obi di mu uso nke ukwu. Dalu nu umu nnem. Ka chukwu gozie anyi nile na afa jesus.

9 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 9:53pm On Jan 22, 2015
OrlandoOwoh:
Umu nne m, pia aka gi ebe obula i hu aziza.
Bia nwokem, mechie onu ure gi ebe afu embarassed

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 9:55pm On Jan 22, 2015
asadike:
Biko nu, eji mu ohere a we ne ekene umu igbo nile tinyere onu n'okwu a. Anyi ji ofu obi we me ihe ka umu nne. Nka gosiri na igbo nine bu kwa nu ofu. Nke a aburo' anambra asi, enugu we is kwa, imo we me nke a,abia we me ozo ma obu ebonyi we kwu e. Anyi mere ihe a ka umu nne. Oga adiri anyi nma. Obi di mu uso nke ukwu. Dalu nu umu nnem. Ka chukwu gozie anyi nile na afa jesus.
Amem! Udo diri gi nwada igbo.

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by omonnakoda: 9:56pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:
Taa! Gbafue embarassed
ịjụ gị nne gị akwuna onye bụ n'ezie nna gị
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 9:57pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:
Bia nwokem, mechie onu ure gi ebe afu embarassed
Udo diri gi.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 9:57pm On Jan 22, 2015
OrlandoOwoh:

Nwa nne m, jiri nwayo. Ofu nne na nna ka anyi wu n'ala Nigeria.
Gi na di otu gi ga bie aka ebe soro unu, ezigbo nwafor Igbo enweyi ihe gbasara anyi na aziza
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Balkan(m): 9:58pm On Jan 22, 2015
Buhari bu aha Ana akpo Nikita.
Igbo nweenu uche.
Abokki na ndi ofe mebiri Nigeria obughi GEJ.
Ndi Abokki mere anyi Ji ata ahuhu na Nigeria.
Chetekwanu ihe ha mere anyi na oge Biafra.
Cheta umu Igbo ha Ji bombu atugbu.
Ji kwanu ire unu gua eze unu ogu

GEJ tutu Jesus anyi abia!

1 Like 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Activity77(m): 9:58pm On Jan 22, 2015
asadike:
Biko nu, eji mu ohere a we ne ekene umu igbo nile tinyere onu n'okwu a. Anyi ji ofu obi we me ihe ka umu nne. Nka gosiri na igbo nine bu kwa nu ofu. Nke a aburo' anambra asi, enugu we is kwa, imo we me nke a,abia we me ozo ma obu ebonyi we kwu e. Anyi mere ihe a ka umu nne. Oga adiri anyi nma. Obi di mu uso nke ukwu. Dalu nu umu nnem. Ka chukwu gozie anyi nile na afa jesus.

Nnem,okwu gi kwu oto ka ciga,chukwu gozie gi

Amim

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 9:58pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:
Amem! Udo diri gi nwada igbo.
Ke ma ka m?
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 9:59pm On Jan 22, 2015
omonnakoda:
ịjụ gị nne gị akwuna onye bụ n'ezie nna gị
Nwamkpi! Enwero m efe gi. Puo n'uzi ka m hu ndi kwu oto. Google translator is really messing you up grin
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 10:02pm On Jan 22, 2015
FKO81:

Gi na di otu gi ga bie aka ebe soro unu, ezigbo nwafor Igbo enweyi ihe gbasara anyi na aziza
Aziza a ka mu na gi ma Ndigbo nile ge ji a za ndi ne zu oshi ego anyi.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by dinachi(m): 10:10pm On Jan 22, 2015
Ndi Igbo nile si na ha ga atunyere Jonathan vote bu ndi chineke buru onu itiboribo na ala Igbo.
Ihe eji mara ndigbo na gbo bu amamihe, mana otutu ndi Igbo ugbua na emezi ezigbo nzuzu na esogari ndi mba miri ka itiboribo.
Jonathan obu onye Igbo?
O bu so na ochichi Jonathan ka m huru ebe ndi mba mmiri na edu ndi Igbo. Mgbe Igbo bu Igbo, o bu ndi be anyi na edu ndi mba mmiri.

Na Obodo Naigeria nile o bu soso ndi Igbo ka na ezuzu na esoghari Jonathan.
Ndi Igbo mara ihe na eso buhari. Nani ya puru igbanwe naijeria. Ndi be anyi dalunuooo
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 10:12pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:
Nwamkpi! Enwero m efe gi. Puo n'uzi ka m hu ndi kwu oto. Google translator is really messing you up grin
Orlandoowoh and Omonnakado you guys are impostors you are not making sense, stop using translator.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 10:13pm On Jan 22, 2015
Balkan:
Buhari bu aha Ana akpo Nikita.
Igbo nweenu uche.
Abokki na ndi ofe mebiri Nigeria obughi GEJ.
Ndi Abokki mere anyi Ji ata ahuhu na Nigeria.
Chetekwanu ihe ha mere anyi na oge Biafra.
Cheta umu Igbo ha Ji bombu atugbu.
Ji kwanu ire unu gua eze unu ogu

GEJ tutu Jesus anyi abia!
Ihe nile i deri wu ihe ne me ka umu Nigeria ji we na logwu. Ihe ndi beke na kpo tribalism. Me ka umu Nigeria bi n'udo.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 10:20pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:
[s] Berem, ebee ka itinyere isi kamgbe? O tekwaana! A ma m na campaign unu na-aga nke oma? Inakpuziri ka mmiri doro edo. embarassed Udo diri gi. [/s]
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 10:23pm On Jan 22, 2015
OrlandoOwoh:
Umu nne m, pia aka gi ebe obula i hu aziza.

Anyi ga api aka anyi na ikpu nne gi

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 10:24pm On Jan 22, 2015
[quote author=berem post=30041930][/quote]Berem kiss
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 10:25pm On Jan 22, 2015
dinachi:
Ndi Igbo nile si na ha ga atunyere Jonathan vote bu ndi chineke buru onu itiboribo na ala Igbo.
Ihe eji mara ndigbo na gbo bu amamihe, mana otutu ndi Igbo ugbua na emezi ezigbo nzuzu na esogari ndi mba miri ka itiboribo.
Jonathan obu onye Igbo?
O bu so na ochichi Jonathan ka m huru ebe ndi mba mmiri na edu ndi Igbo. Mgbe Igbo bu Igbo, o bu ndi be anyi na edu ndi mba mmiri.

Na Obodo Naigeria nile o bu soso ndi Igbo ka na ezuzu na esoghari Jonathan.
Ndi Igbo mara ihe na eso buhari. Nani ya puru igbanwe naijeria. Ndi be anyi dalunuooo

Ewu puo na uzo

5 Likes

(1) (2) (3) ... (7) (8) (9) (10) (11) (12) (13) (Reply)

Thanksgiving Service Of Oba Of Benin, Ewuare, In Edo Church / 'Lop-sided Appointments Responsible For Disunity In Nigeria' - Sultan Of Sokoto / Olukere Of Ikere Ekiti Now Recognized As An Oba In Ekiti State

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 77
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.