Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,194,671 members, 7,955,447 topics. Date: Sunday, 22 September 2024 at 06:09 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (22601 Views)
Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (9) (10) (11) (12) (13) (Reply) (Go Down)
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 4:13am On Jan 23, 2015 |
omonuan:obim naeruru ndi Anioma... Oge erula mgbe ha ji aputa steeti delta 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Yeske2(m): 4:33am On Jan 23, 2015 |
Buhari ga emeri na febuhari 14, GEJ nachie ebe o si we bia. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 4:35am On Jan 23, 2015 |
lBy Uzor Maxim Uzoatu “I remember in 1985 in Africa Hall that he was for confirmation of Dr Peter Onu of Nigeria, who was acting Secretary General but Nigeria’s Head of State Gen Muhammadu Buhary was adamant in his support of Niger’s candidate, Idi Omaro, a Fulani Muslim. In a meeting, a handful of Presidents led by Nyerere met with Gen Buhary and Nwalimu begged him: ‘Please give us Peter!’ Buhary refused and forgot even to be courteous to his old peers. What was astonishing, when the vote was in favour of Niger’s candidate, the Nigerian Head rejoiced to such a degree that he was unable to control his emotions. That was a moment I witnessed and was convinced that General Buhary would not last long as a leader.” –--- The OAU: Reality Or Fiction by Ibrahim Daggash, former Head of Information and Communication, Organization of African Unity (OAU); pg 69; ISBN 1-9044722-25-3 It is unheard-of in history that a self-respecting leader of a country would vote against his country’s candidate in international diplomacy. But here, you have it in black and white, in a book, that former Head of State General Muhammadu Buhari would rather have a Fulani Muslim candidate from Niger instead of Nigeria’s own esteemed Dr. Peter Onu. Not even the highly revered then President of Tanzania, Julius Nyerere could make Buhari to change his mind. This kind of bizarre shamelessness is why Nigeria is the laughing stock of the civilized world. It is unthinkable that any leader, anywhere would insult his own country by backing an opponent from another country. READ FULL > > > www.scannewsnigeria.com/politics/buhari-the-only-leader-ever-who-voted-against-his-nation/ lekwa akuko m fotara maka buhari na udi asi o kporo umu Igbo.ihere megbuo rochas na ndi otu ya 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Remarkable: 4:42am On Jan 23, 2015 |
What dialect do you speak/write? Abagworo: |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Remarkable: 4:51am On Jan 23, 2015 |
Nne unu anwula - I have to speak in English cause this is annoying... I wonder why Igbos that support Buhari really know the man they are supporting and want to elect president.... Yes, GEJ is clueless, GEJ is incompetent, GEJ is this and GEJ is that... but for Buhari? as an alternative? if I say their heads need to be checked it might seem like an insult, but I really can not process in my own head.. (maybe its me instead... - why any iIgbo adult will want a Buhari presidency over GEJ... Chineke mere anyi ebere! Out a ka o ha m n'onu. cheruv: 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 5:23am On Jan 23, 2015 |
tonychristopher:Ka Chineke mere gi ebere. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Aegon(m): 6:10am On Jan 23, 2015 |
Abagworo: |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Aegon(m): 6:10am On Jan 23, 2015 |
Abagworo:Father Mbaka abughi onye m ji ele. anaghim ewe okwu ya kponkwem. Father Mbaka si na Ohakim piara Father ihe na afo 2010 Oge itu vote foro onwa ano. oji ya guo egwu Oge ahu, ma na afo 2014 o putara si anyi na ohakim apizighikwa father ihe , oge itu vote foro onwa ise k'oruo. Nwannem atuzila asi ocha ebea, anyincha dum ma ihe. Mama Peshe gara adoration mbaka were si ya na di ya g'achi ozo, orue onwa ibuo n'ihu mbaka puta kwuaria na chineke gwara ya na Jonathan g'ada. Father Mbaka bu ofu onu n'ekwu otutu ihe. Ndi uko chukwu kwesiri iwepu onu n'ihe nile gbasara ndoro-ndoro ochichi. Oburu n'ibi n'onicha I ga ma na ndi n'akpo onwe ha massob by ndi ori na efulefu. ndi Peter obi guru bu ndi n'ekweghi Onitsha nuo mmiri tob'iko. Buhari enweghi obi iji achi Nigeria, okago ezigbo nka. ndi ofe gbaraya gburugburu choir iji aha ya were n'achi anyi. ha choro k'onwuo n'oche ka Osinbajo buru onye isi ala dika yaradua na Jonathan. Ndewo 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 7:00am On Jan 23, 2015 |
OrlandoOwoh: Amen ..chim ga emere m ebele mana google translator is messing you up real good 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 7:09am On Jan 23, 2015 |
shizzle11:Omere eme!!! Ndi ofe mmanu (sabo) choro Buhari nwuo na ochichi ka ha nochie ozokwa 6 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 7:18am On Jan 23, 2015 |
tonychristopher:Go find out from your fellow Igbo if I make use of google translator. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 7:55am On Jan 23, 2015 |
asadike: Achoghii mu nya ma otu ma otu .. Onwu onye ojoor... Dee Sam na ekwu kwe ya mgboowula... |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by luvinhubby(m): 7:58am On Jan 23, 2015 |
Aegon:Ka Chineke mezie okwu gi a. 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim: 8:29am On Jan 23, 2015 |
Ununnem ututu oma nu oooooo. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 8:34am On Jan 23, 2015 |
Aegon: Nwanne, e mechaa; i jee nara nne bomboy ofu oompa n'aha m inugo. 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:49am On Jan 23, 2015 |
OrlandoOwoh: Ogankwu... now ask Google that one |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shizzle11(m): 10:42am On Jan 23, 2015 |
chimkaire:Uche gi di ya nne, i kwutere ya ofuma. Ututu oma 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 11:18am On Jan 23, 2015 |
shizzle11:Udo diiri gi, ndeewo 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 11:32am On Jan 23, 2015 |
cheruv: Anugom ihe ikwuru. Daalu nwanem! |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim: 11:52am On Jan 23, 2015 |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim: 12:01pm On Jan 23, 2015 |
Seun this is an error here. Why move this to culture when we are discussing politics here.?You cant ssy because we are using our dialect it now makes it culture. We are not talking culture here so it is wrong to put this thread here. It seems you aint happy that people are against Buhari. Pls move this thread back to politics. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Aegon(m): 12:09pm On Jan 23, 2015 |
1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 12:10pm On Jan 23, 2015 |
honourhim:
|
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Aegon(m): 12:10pm On Jan 23, 2015 |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Scholes007(m): 3:02pm On Jan 23, 2015 |
Ndeewo nu agam atunyere GEJ na ihi na achorom ya |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Scholes007(m): 3:25pm On Jan 23, 2015 |
OrlandoOwoh:Hahaha ochi atogbuolanu m Nwannaa google translator awuola gi na ala |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Juliaann(f): 3:40pm On Jan 23, 2015 |
Oh lawd am just seeing this now mana Obu GEJ kam game atunyere o! |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Juliaann(f): 3:40pm On Jan 23, 2015 |
Oh lawd am just seeing this now mana Obu GEJ kam ga atunyere o! 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 7:29pm On Jan 23, 2015 |
Juliaann: abeg....speak simple nd correct english....wich one is mana Obu GEJ kam game atunyere o! |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by SonOfEl(m): 8:53pm On Jan 23, 2015 |
Aegon: gbam! Nwannem, i ko wala ihe nchor'inu, i pia ru okwu a pieces! |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Juliaann(f): 8:00am On Jan 24, 2015 |
duduhemit36:Stop disturbing me plsss |
(1) (2) (3) ... (9) (10) (11) (12) (13) (Reply)
Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language / Ibadan Students Visit Ooni Of Ife In His Palace -Photos / Oba Jimoh Oyewumi Ajagungbade: Soun Of Ogbomoso Dies At 95
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 45 |