Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,830 members, 7,810,193 topics. Date: Friday, 26 April 2024 at 11:03 PM

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. - Culture (11) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (21827 Views)

Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (8) (9) (10) (11) (12) (13) (Reply) (Go Down)

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 10:28pm On Jan 22, 2015
asadike:
Biko nu, eji mu ohere a we ne ekene umu igbo nile tinyere onu n'okwu a. Anyi ji ofu obi we me ihe ka umu nne. Nka gosiri na igbo nine bu kwa nu ofu. Nke a aburo' anambra asi, enugu we is kwa, imo we me nke a,abia we me ozo ma obu ebonyi we kwu e. Anyi mere ihe a ka umu nne. Oga adiri anyi nma. Obi di mu uso nke ukwu. Dalu nu umu nnem. Ka chukwu gozie anyi nile na afa jesus.

Okwu gi kwu oto ka amu Obinna.. kwuru oto ka ara

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ignis: 10:32pm On Jan 22, 2015
GEJ ka anyi ga eso

Obu gini ne me eba?

akwum GEJ na azu.... onye ugwu ma obu ewu hausa agalo shi Nigeria. Chukwu napukwa ekwensu ike.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 10:39pm On Jan 22, 2015
meforyou1:
Op is drunk. No sensible igbo man will vote ultra Islamic fundamentalist, school cert forger failbuhari
Ara odi gi?? angry
OP si gi dee ya n'Igbo!

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Okeikpu(m): 10:41pm On Jan 22, 2015
tonychristopher:


Ebe ka anyi ga ebide aka?

Ebe esere umbrella ka okpuchianyi maka uwa na acho ikpu

Juo okeikpu
Ajo-anu....wetin dey appen? Inozikwa ndu.. ..ole nke maganu (⌒▽⌒)
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 10:42pm On Jan 22, 2015
reezee:

according to google translator
Umunnem please if you want to compare Buhari your vote please specify and provide here. What you write here is achorom. Thanks much umunnem.O if you want it, you should write is not for me. Application writers deliver world heard his insults
chei..your script is anything but translated!
oya,gawa n'ihu..o nweghi onye kporo unu ebe a grin

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Balkan(m): 10:45pm On Jan 22, 2015
OrlandoOwoh:

Ihe nile i deri wu ihe ne me ka umu Nigeria ji we na logwu. Ihe ndi beke na kpo tribalism. Me ka umu Nigeria bi n'udo.
kedu alika nekwu okwua?
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 10:46pm On Jan 22, 2015
[quote author=M17 post=30021401][/quote]
Enyi suo ya n'Igbo!
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Okeikpu(m): 10:46pm On Jan 22, 2015
Abagworo:


The man you just insulted fought the war you idi.ot. I have noticed the anti Igbo antecedents of Jonathans supporters. You insult your elder just because of a failed leader.
Akpa_amu ⊙︿⊙
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 10:49pm On Jan 22, 2015
ccollins:
GEJ can't win.. Instead Nigeria will divide and if he wins , Its by rigging and that's the worst corruption any country can face ,so we the good people of our country and good persons will Vote GMB into power.. All Igbos should arise for Buhari ,I don't mean the sentimental ones or the ones that love corruption and bad leadership!
koro inyo puom n'akuku! angry

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 10:55pm On Jan 22, 2015
ccollins:
I am a full-blooded ibo boy and Buhari is my candidate.. We stand on progress and reasoning and not on useless sentiments.. My friend , GO and DIE.. Onye gwa gi adi mma su igbo..
onye dere inyo a nom n'elu amaghi alanna ya undecided
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Okeikpu(m): 10:57pm On Jan 22, 2015
Okeikpu na ekele unu n'ile..... Nke onye na eme ya Jisie ike.... Ma ndi oshi ma ndi ama.....nke onye na eme ya zolue throttle na isi...(´・_・`)
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 11:16pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:
Okwu gi a akwuro oto ma oli.
I doubt if you're an Igbo person as what you wrote has no meaning embarassed
Igbo google translator have finished you tongue
emiye o yiri gi aha Igbo eleghi anya o vu nwa ofe n'akpaghari ka udele ebe a

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by manny4life(m): 11:27pm On Jan 22, 2015
Chai... This thread is too funny.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 11:32pm On Jan 22, 2015
Okeikpu:
Ajo-anu....wetin dey appen? Inozikwa ndu.. ..ole nke maganu (⌒▽⌒)

Nna.. ebe ka ino? Echekwam na ikpu oyibo oji ka oke

Nna m adim mma
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Unemadu: 11:45pm On Jan 22, 2015
Abagworo:


Lies! Lets face issues please. No Hausa man seized any Igbo properties. Ma na ibia na ali iguocha ta ndi be Jonathan nochiri ulo ndi nnana ayi ruru na iguocha. Ha turu asi na obu ndi ihuruoha ma na o bu ndi Bayelsa meru ihe ojoo nkea. Onye agbata obi gi napuru gi ihe gi ka onye ugwu njo. Even in the 10 commandments "thou shalt not covet thy neighbour.

Onye ashi ibiana? Nno

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 11:45pm On Jan 22, 2015
OrlandoOwoh:
Umu nne m, pia aka gi ebe obula i hu aziza.
n'aziza mba mba mba o nweghi amusu anyi vu grin

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim: 12:35am On Jan 23, 2015
asadike:
Biko nu, eji mu ohere a we ne ekene umu igbo nile tinyere onu n'okwu a. Anyi ji ofu obi we me ihe ka umu nne. Nka gosiri na igbo nine bu kwa nu ofu. Nke a aburo' anambra asi, enugu we is kwa, imo we me nke a,abia we me ozo ma obu ebonyi we kwu e. Anyi mere ihe a ka umu nne. Oga adiri anyi nma. Obi di mu uso nke ukwu. Dalu nu umu nnem. Ka chukwu gozie anyi nile na afa jesus.

Amen. ya gaziere gi adaoma. Obi di m uto nke ukwu. Igbo mara mma ooooooooooooo.

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Jossyx(m): 12:51am On Jan 23, 2015
honourhim:


Amen. ya gaziere gi adaoma. Obi di m uto nke ukwu. Igbo mara mma ooooooooooooo.
Ofuma

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 12:56am On Jan 23, 2015
cheruv:

Enyi suo ya n'Igbo!



anulam nwunne . biko bido nu ubochi tata agama asugide igbo tupu onye nzoputa abia ozo.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M4gunners: 12:57am On Jan 23, 2015
honourhim:


hahahaha,,,nwannem. O nwere ike i gbanwe o.
Nna hapu godo ihe gbanwe i nako! Onye ah, bu onye ojor.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Aegon(m): 1:11am On Jan 23, 2015
Eziachi:

Obu gini na egbochi Ndigbo iji Buhari were nachi unu dika ndi Yoruba?
Mgbe Rochas putara, gini ka ikwuru? Kedu udi afa ikporo ya?
Ife onye cho ka ofu.
Rochas n'acho nke sooso ya n'ezi nulo ya. Rochas putara n'etiti ndi ugwu izo primary. Ndi Yoruba eweighike ikwado ya. Ya mere m ji na'ekwusike na Jonathan karanyi nma. Jonathan were ndigbo gba onweya gburugburu. Aunty Ngo, Nnayiukwu Pius, Nwa Amadi Peter Obi, Ihejirika bu soja na ndi Nile no n'okwa di ukwu n'bodo anyi.
Ndi Yoruba n'eweiwe na ndibanyi no n'ochichi Jonathan ri nne. Ya mere ha achoghi iji anya na nti nu Na Jonathan bara ochichi ozo. Ha ji otutu ihe we n'ebu agha ye Jonathan. Ile anya na THE NATION NEWSPAPER bu nke Tinubu n'onwe ya, Sahara Reporters, Ha n'ede ka ha megide Jonathan. Ndi Uka eso kwa n'eji uka eme Campaign. Ndi ofemmannu nwe Redeemed ji uka ha emere Osinbajo campaign. Ya kam Ji si Jonathan kara ndigbo nma.
Ochu okuko nwe ada, nwaokuko nwe nwenwe oso.
Umuigbo
Ndewo nu.

6 Likes 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M4gunners: 1:22am On Jan 23, 2015
kay1one:
Ke onye bu buhari? Biko gej (ebele) ruo 2019!
Eze ndi ugwu ne gbu nmadu, AKA bh.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M4gunners: 1:34am On Jan 23, 2015
emiye:
Igwe Buhari

GEJ bu diokpara ekwensu sad wink
Keh ka Ebele isi bu diokpara ekwensu?
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Abagworo(m): 1:49am On Jan 23, 2015
Aegon:
Rochas n'acho nke sooso ya n'ezi nulo ya. Rochas putara n'etiti ndi ugwu izo primary. Ndi Yoruba eweighike ikwado ya. Ya mere m ji na'ekwusike na Jonathan karanyi nma. Jonathan were ndigbo gba onweya gburugburu. Aunty Ngo, Nnayiukwu Pius, Nwa Amadi Peter Obi, Ihejirika bu soja na ndi Nile no n'okwa di ukwu n'bodo anyi.
Ndi Yoruba n'eweiwe na ndibanyi no n'ochichi Jonathan ri nne. Ya mere ha achoghi iji anya na nti nu Na Jonathan bara ochichi ozo. Ha ji otutu ihe we n'ebu agha ye Jonathan. Ile anya na THE NATION NEWSPAPER bu nke Tinubu n'onwe ya, Sahara Reporters, Ha n'ede ka ha megide Jonathan. Ndi Uka eso kwa n'eji uka eme Campaign. Ndi ofemmannu nwe Redeemed ji uka ha emere Osinbajo campaign. Ya kam Ji si Jonathan kara ndigbo nma.
Ochu okuko nwe ada, nwaokuko nwe nwenwe oso.
Umuigbo
Ndewo nu.

We gain nothing lying to ourselves. Father Mbaka abughi onye Yoruba kama okpebiri ikwu eziokwu nwere onwe ya n'agbaghi na nwunye Jonathan mere ya offer ego. Mu onwe m bu Abagworo bu onye eziokwu gbasaru ihe Igbo. Peter Obi gburu ndi massob maka onye mbamiri but onye mbamiri agaghi egbu ndi mend maka ndi Igbo.

Buhari ka Jonathan ma nma nwoke. Ka ya nwe obi ike(courage) i ji chia Nigeria nke oma.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 1:56am On Jan 23, 2015
asadike:
Biko nu, eji mu ohere a we ne ekene umu igbo nile tinyere onu n'okwu a. Anyi ji ofu obi we me ihe ka umu nne. Nka gosiri na igbo nine bu kwa nu ofu. Nke a aburo' anambra asi, enugu we is kwa, imo we me nke a,abia we me ozo ma obu ebonyi we kwu e. Anyi mere ihe a ka umu nne. Oga adiri anyi nma. Obi di mu uso nke ukwu. Dalu nu umu nnem. Ka chukwu gozie anyi nile na afa jesus.

Iwe lkpocha ufodu Nd'igbo mana hapu ndibem bu ndi Anioma. Obu maka anyi no na Delta ka ijina kpokwa anyi afa? Mana okwu gi dikwa nma. Mana oge ozo iga akpo ndi Igbo nile biko chetakwa maka umu nwanne gi no na Delta bu kwa Nd'Igbo.

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shineeye: 2:12am On Jan 23, 2015
tonychristopher:


Okwu gi kwu oto ka amu Obinna.. kwuru oto ka ara
grin grin
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 2:26am On Jan 23, 2015
Buhari ka anyi ga eso.

ịgbanwe obi gị, ọ bụghị akaha. Igbo ga-ekpe nke ọhụrụ government in 2015.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 2:28am On Jan 23, 2015
M4gunners:
Keh ka Ebele isi bu diokpara ekwensu?

ekwensu bụ ekwensu , ọhụrụ ma ọ bụ agadi
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 2:30am On Jan 23, 2015
m eweta ezi akukọ gị niile. GMB 2015
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 2:38am On Jan 23, 2015
OgologoDimkpa:
Okwu gi a akwuro oto ma oli.
I doubt if you're an Igbo person as what you wrote has no meaning embarassed
Igbo google translator have finished you tongue

Asụsụ ebe a bụ igbo, m na-edetara ya dị ka ihe kasị mma ka m nwere ike.

Gbaghara m njehie, ma ihe mere m
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Akainzo(m): 3:06am On Jan 23, 2015
castrogee:
I'm very impressed with the replies I get on this tread.. We all must work to ensure that Ibos get their due place in the nigerian politics, after all we run the economy and we have all it takes to advance our course. Buhari in no way represents our interest, that guy is a pure jihadist and over our dead bodies will an aboki rule us. Ndigbo ka anyi kwado ochichi Jonathan na oga abara anyi uru.

Yet the same set of people queued up to vote Yar'adua a man that FULLY IMPLEMENTED Sharia while ignoring Odumegwu Ojukwu. It is on record that the Sharia implementing Yar'adua defeated Ojukwu in each South Eastern state in the 2007 elections, what was the aboki's selling point then? Or was Ojukwu not an Ndigbo when you all abandoned him to follow the aboki?

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Remarkable: 3:59am On Jan 23, 2015
Buhari o wu aha mmadu?

Kedu ihe bu buhari?

1 Like

(1) (2) (3) ... (8) (9) (10) (11) (12) (13) (Reply)

Five Things We Must Stop Doing As Nigerians / Thanksgiving Service Of Oba Of Benin, Ewuare, In Edo Church / 'Lop-sided Appointments Responsible For Disunity In Nigeria' - Sultan Of Sokoto

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 66
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.