₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,331,279 members, 8,449,554 topics. Date: Wednesday, 22 July 2026 at 12:40 AM

Toggle theme

Echelon's Posts

Nairaland ForumEchelon's ProfileEchelon's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 16 17 18 19 20 21 22 23 24 (of 31 pages)

CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 5:40pm On Mar 20, 2008
Tosh congrats joo  wink. I see levels don change now. Akwukwo nso siri na onye chotara nwunye chotara ezi ihe, na ihu jehova na-achakwasi kwa ya.
CultureRe: Yariyan by echelon(m): 5:35pm On Mar 20, 2008
I think it means woman. I recall when I was serving in Minna and was always asked if I've got a Yarinya yet  grin
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 1:12pm On Mar 20, 2008
Iseeeeee!
Ekpere niile bere na Amin
All prayers end in Amen

Ihe a choro bu ntapi ya na bekee, o bughi nkowa ihe ilu ahu putara. i.e. translation not explanation
RomanceRe: Love Is A Two Way Thing, Right? by echelon(m): 3:27pm On Mar 19, 2008
How do I mean? They leave all the phone callings, SMS,MMS, emailing, etc for the guy. That's how I mean
RomanceRe: Love Is A Two Way Thing, Right? by echelon(m): 3:17pm On Mar 19, 2008
It's supposed to be but some ladies think otherwise. They think once they say "Yes" to a guy initially, that's all there is to it.
CultureRe: Okwu Ntabi Ile by echelon(m): 3:09pm On Mar 19, 2008
Ekele dikwara gi Scorpion ehmm Scopium. Aha gi a nnoo choro ka m tabikwa ire ka ndi tabigoro na mbu.
Nnoo, I biala? Kee kwanu?
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 3:06pm On Mar 19, 2008
ifyalways:
lmao
o kwa na o bughi gwam gwam gwam? lol
uburu eke m achowala ikpochi be that grin then maybe o bu ilu undecided
Ama m nke oma na I mara na o bughi gwam gwam gwam. O bughikwanu ilu. O di ka i si gwam onye mere mmiri jiri baa opi ugboguru?

ifyalways:
@topic,gwam ihe chiri umu gbaba ohia?
O di ka anya ura na-eme gi? O di mma gwam zaa ya. I zata ya m zutara gi lunch($10)

Ihe I choro ikwu o bughi: Gwam ihe gba aka baa ohia chiri umu puta?
CultureRe: Igbos That Cannot Speak Igbo Language by echelon(m): 2:59pm On Mar 19, 2008
smile4kenn:
No more in da house?
Kedu ihe I choro? - What do  you want?

Anyi no ebe a n'akuku gi - We are right here beside you
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 2:55pm On Mar 19, 2008
Kashif:
Hmmmm,

A choro m ikwenye na oku a dara ibube; obughi onyunyu ka O nyuru, undecided
Oku a apughi inyu anyu maka na

Achoo ahu anaghi ako n'akpa nwa dibia
The medicine man's bag is never empty.

Mana marakwa na

O buru na mmadu arachawa ofe oku ka o siri di oke uto, afo akaa ya
If you continue licking hot soup by how delicious it is, your stomach will get used up  grin


Kashif:
Ada ndi Igbo ji eje mba! Ome n'uko!
I 2nd that. Enwere usoro ada abuo n'ala Igbo. Nke mbu bu Ada Eje Mba, nke abuo bu Ada Eji Eje Mba.

Kashif:
Igbo bu Igbo, oburu na unu anughi olu m wee rue izu uka n'abia, biko gbaanu Ista nke oma. Ndewo nu kiss kiss
O di ka I choola ila ulo? O buru otu a, kelesia ndi ulo ooo. I nula?


Ekpere maka Isita
Ihe kere mmadu, Ihe kere uwa, Olisa puru ime ihe niile, Onye noduru n'elu wee na-eletazu uwa niile anya, otuto diri gi na I mere ka anyi wee di ndu site na januwari wee rue maachi a. Ahu isike na aku na uba bu ihe anyi na-ario gi. Iseeeeee!!!
FamilyRe: Can You Marry Against Your Parents' Wishes? by echelon(m): 2:41pm On Mar 19, 2008
Hopefully, the suituation will not arise but no, I can't marry against their wishes. They have to bless the marriage  tongue QED
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 8:12am On Mar 17, 2008
Anu nwere otu ukwu = Ero

Ihe mere ede o bee nwii. Mba mba Ify i dara ya. Ihe a bughi gwam gwam gwam.
CultureRe: The Official Isoko Thread! All Isoko People Should Post Here. by echelon(m): 10:29am On Mar 15, 2008
Isoko kwenu! Eyaaa
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 10:22am On Mar 15, 2008
ifyalways:
topic,gwam nwanyi oma ana apiwa onu mgbe o bula?
Udara!

Gwam ihe na-acha zaa n'ikpa
Gwam anu nwere otu ukwu
Gwam ihe buru gi uzo taa oji awara awa
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:59pm On Mar 14, 2008
Nna,

Mmadu jiri ukwu ya zotoo akpana, ihe ato mebiri: Ukwu ya zotoro akpana, aka ya o jiri mete akpana ahu wee sie na imi, nke ikpe azu bu imi ya.
When someone steps on chicken feaces, three things have been smeared: the foot, the fingers he used to take the feaces to smell and the nose that smelt the feaces.

Ka chi foo, Nwanna
Forum GamesRe: What Song Are You Really Feeling Now? by echelon(m): 5:52pm On Mar 14, 2008
Nostalgia - Yanni
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:45pm On Mar 14, 2008
youngies:
Yes, E nwere m idea na ihu okenye na anyu mma nko
Ebe i nwere idea di otu a,

Gbanu gbanu rie ede n'ihi na ede bu oke mmuo
Eat the cocoyam with caution because it's a great spirit
CultureRe: Okwu Ntabi Ile by echelon(m): 5:35pm On Mar 14, 2008
Lee nke toga m ochi

Ti nchi gbim, ti nchi gbim, tipu nchi nsi di nchi n'ime  grin
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:31pm On Mar 14, 2008
Nna,

Ubochi nta ka anyi chuo n'owerre nchi
Let's hunt in the grasscutter's premises on the hunting day

Marakwa amara na

Mmanya hu onye o mara, o bee ugwu
When the palm wine sees who it's familiar with, it will shorten
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 5:14pm On Mar 14, 2008
ifyalways:
otuto/etuto onye o bula bisere onu?
Ara !
Aka na-ebisa ya onu ruo taa!!!

ifyalways:
kpotokpoto na obi ogaranya . , o gbara m nchefu mana o dim ka o bu nkita ma obu otu anumanu undecided
Eriri udo enyi

ifyalways:
gwam Nri oma no na bem Nna m mana e weghim ike iri ya?
Umunne abuo na anaghi emetu onwe ya aka?
Ndi a takwara akpu, mana ka m nwaa oke m

1. Nwanne m nwanyi mara mma
2. biko nyere m aka. lol
CultureRe: Igbo.org by echelon(m): 5:00pm On Mar 14, 2008
I'm not about to discuss semantics with you my good friend
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 4:56pm On Mar 14, 2008
youngies:
I beg to disagree, Cute-ass is certainly not the type ga agba oso for anything.

Egwu anaghi atu afo, oburu uzo
The stomach is never afraid, that's why it is always in front
At the risk of being proud
Mara na Ogaranya bu omume omume, adighi abu ogaranya abu
Wealth is shown by the things you do, it's not just in the name  wink

Cute-ass bia zara onu gi ooo, I nwekwaala advocate   lipsrsealed
CultureRe: Igbo.org by echelon(m): 4:49pm On Mar 14, 2008
morenike09:
igbo is a race now? na wa o
You'd rather me say "tribe", right?
Well check the dictionary definition for both race and tribe and see why I said race  wink
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 4:24pm On Mar 14, 2008
@Kashif
Ihe i kwuru bu ihe mere eme. Akpa ahu bu oti (worm). Uda olu ya na ada ka akpa(to dribble).

Thanks for the correction.

Youngies anula ngwo na nkwu na-abia. Cute-ass gbara oso na thread maka ihe merenu oge gara aga
CultureRe: Igbo.org by echelon(m): 12:30pm On Mar 14, 2008
It was because we were too late to get that domain name before them. Anyway IGBO is an acronym whereas Igbo is the race.
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 8:09am On Mar 14, 2008
*clears throat*

Ulili siri na onye ya zuru n'uzo na mgbachi adighi achu ihe na ihe na-achu ya
The squirrel said that whosoever it meets on the road just before noon is not pursuing anythiny rather it's being pursued.animals can talk

Agadi nwanyi na-ere ogili ma ijiji anya kporo
An old woman selling "ogili"igbo maggiknows house flies that are blind

Ebe a na-adu nwa amadi odu ka oru na-amuta ihe
It's where the citizen is instructed that the slaves learn

Ya gazie Igbo bu Igbo
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 6:02pm On Mar 13, 2008
ifyalways:
e bughi uzo,e kpeghi azu?
Mba. O nkita
ifyalways:
gwa m :
ihe mere eze ora ntu?
nwanyi oma nochiri uzo,onye bia o susue ya onu?
umunne abuo no otu ebe ma ha adighi ahu onwe ha anya?
otuto onye o bula bisere onu?
a gawa agawa o buru uzo,a lawa alawa,o kpeta azu?
Ngwa, ka m nwaaa oke m

1. Ube
2. nke a tara akpu!
3. Aki gbara mkpi
4. amaghi m nke a
5. Onyinyo mmadu

Odi m ka m nwere 60% (B)  grin

Gwam kpotokpoto n'obi ogaranya?
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:56am On Mar 13, 2008
Udara siri na o bughi naani ya mutara nwa a na-apiwa onu[/color][color=#990000][/color][color=#990000][/color]
The african apple said that it's not only it that gave birth to a child whose mouth is to be pressed-in

[color=#990000]Akpa si n'elu nkwu daa n'ala, okuko gbara bia tuo ya onu, o wee juo okuko si ya "Enyi m, o lee mgbe o bidoro sewere anyi?"

A bag fell from the palm tree and a hen rushed and pecked at it, the bag asked the hen, "My friend, since when have we become enemies?"

Mkpi ka dibia gwara ka o gbaara ya afa uto ma o siri ya hapu afa uto gbara ya afa ndu na onye di ndu ga-etoriri eto
The medicine man told the he-goat he'll concoct a growth medicine for it but the he goat replied that he shouldn't bother, rather he should concoct a medicine for long life for him, that a living person must grow

Kee kwanu onye bu TroOE?
CultureRe: Ask An African-american A Question by echelon(m): 7:13am On Mar 13, 2008
Looks like you people have scared the hell out of Hero
CultureRe: Ask An African-american A Question by echelon(m): 6:05pm On Mar 12, 2008
Hero:
Humm, well I guess you're insinuating that Obama isn't an African-American
Not at all. No insinuations

Hero:
though I personally think that it will be in 2016.
Any research or just a wild guess?
CultureRe: Ask An African-american A Question by echelon(m): 6:01pm On Mar 12, 2008
ghettochyk:
answer this: would an afro-american woman rather have periods twice a month or have water get on her new hair do? YOU CAN'T ANSWER DAT NOW CAN YOU?
Hmmm. I think I can answer that if I'm permitted.
FoodRe: Who Likes Boiled Corn by echelon(m): 5:46pm On Mar 12, 2008
Boiled corn? Roasted corn and pear are the best way to relax in the village kitchen during the rainy season after a hard day's farm work  grin
CultureRe: Ask An African-american A Question by echelon(m): 4:33pm On Mar 12, 2008
When will an african american become american president?

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 16 17 18 19 20 21 22 23 24 (of 31 pages)