Echelon's Posts
Nairaland Forum › Echelon's Profile › Echelon's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 14 15 16 17 18 19 20 21 22 (of 31 pages)
Ozodingba = Gorilla Mgbada = Antelope ![]() Could "Okala" be the contracted form of a longer word in Onicha Igbo? As in someone's surname: Emeka Okala. Someone is asking me. |
Ifeoma, what does "Okala" mean in Onicha Igbo? |
Ana agwo ibi, o na-eto afo As scrotal inflammation is being treated, gastritis sets in Someone just told me that Ataaa piam, obi a gbaa na nshiko When "piam" sound is heard while chewing, the mind thinks of crabs Who can tell the meaning of the last proverb? |
ifyalways:Kedu ife i na-ekwudi? I kweteghi na o soro lua ogu ahu? lol Ikomi:Hmmm, ya mere na i so na David's Mighty Men? claps You must've been a very brave soldier Ikomi:What I garnered here is that you know a bit of port harcourt and a little history of Rivers State. ![]() Ikomi:Nna o dika i bu onye Iwe? Jirikwe ya nwayoMana I zabeghi m udi soja nke ibu, mak4 ka o bu kommando? |
Ikomi:Hmmm Ikomi, ya na iso lu agha biafra? O dikwa egwu ooo. Kedu ndi nke iso ndi kommando na awakpo ndi awusa ka o bu ndi soja mak4? ![]() ifyalways:Word! |
wawa:I toga mu ochi ifyalways:Ihe nke a na-agbagwoju m anya. Nne m gwara m n'ututu taa ka m chetakwa ghari ilu onye Imo. Oge m juru ya ihe o nwere megide ndi Imo, o gwara m na o dibeghi onye onukovillageanyi ma nwoke ma o bu nwanyi luru onye Imo o dabara. Alu m di na nwunye o bula di otu a adighi adigide. Oge m juru na-aga n'ihu, o gwara m na umu nwanyi ndi Imo na a nakari ndi mmadu umu ha nwoke. Na nwa nwoke ahu ga-echezozi ihe niile gbasara ndi be ha buruzia anya wusa ebe ezi na ulo ndi be nwunye ya no. Ihe gwuru m ike bu na o nwebeghi onye m gwara na m ga-alu ya ndumodu a niile we na-ali ibe ya elu. O gwakwara m na a na-ama okwa mmiri tupu ozuzo. ![]() |
Let me try: It's being said that ailments are not enough, a patient of scrotal inflammation started developing gastritis. @all what is ur yahooID? mine=haitoeche |
O nweghi ihe meganu. A si na Nwoke adighi ka o na-adi, o naghi eme ka o na-eme bu If a man is not like he used to be, he does not do as he used to |
Ndi be anyi. Daalu nu ooo. Biko nu enwere m ajuju. Kedu ihe kpatara ndi nne na nna anyi ji ado anyi aka na nti ka anyi ghara ilu onye na-esighi na steeti anyi? Na ima atu, ndi Anambra na-adu umu ha odu ka ha ghara ilu umu nwanyi ndi Imo. Gini kpatara nke a? O bughi otu ndi Igbo ka anyi niile bu? |
Some1 plz call 9-1-1, we are being invaded ![]() FMK, I've said b4 as I still say that you're on the wrong thread. This is no "missing persons" thread for crying out loud. Start such thread if you truly want to find her. |
Tufiakwa! Chineke ekwelaa. O domain by domain ka na-aga ![]() |
this is serious . You are on the wrong thread |
@GC Yeah. The words are Igbo. Different dialects. |
Find her? Where did you loose her ![]() |
@topic Ama m ihe m na-eme ma amaghi m ihe na-eme m ![]() I know what I'm doing but I don't know what is doing me Onye ara si ka-eme osiso na ebe o ga-eje erika tinyere egwu o ga-agba n'uzo The mad man told some fellows to do fast that he has a lot of place to go plus the dance he'll perform along the way Onye ara ka a si ya bia kere oke n'ihe nna ya nwuru anwu, o si mba, na nke o ji ka A mad man was told to take his share of the late dad's property but he refused, maintaining that what he has is greater shakes head. rantings of a madman. shakes head |
When I was a youth corper, I was once on a midnight call for 4 hrs (12.30 - 4.30am) . Now that I'm working my ass off, I dread it, because of sure consequences the next day. Some fridays, I do it with family on conference call ![]() |
blushing now in ma black skin ![]() |
210,563,776,841 Ijeri nari abuo na iri, Nde nari ise, iri isii na ato, Puku nari assa, iri asaa na isii, nari asato, iri ano na otu |
Do I believe in re-incarnation? As a christian, NO, I don't. The traditional Igbo man believes in re-incarnation though. |
9001 - Puku iteghete na otu 1982 - Otu puku, nari iteghete, iri asato na abuo 2008 - Puku abuo na asato 419 - Nari ano, iri na iteghete all in Igbo |
Ochu okuko nwe ada; nwa okuko nwe mwee mwee oso Ka m trianu, The chicken purser will fall down; the chicken will continue runining. Enwetara m ya? Ifyalways, the thread is still on. Emechibeghi ya. Just that some 'analysts' may nolonger be visiting it. |
interesting,,, welcome,,, |
O di ka o maghi na Uche otu onye anaghi ezucha One person's wisdom is never enough i assume he was asked to rethink |
Ajuju gi a bukwa "fullstop" ka i choro i tinye na threadia. Nakwa echeki |
Congrats poster. O dighi ofele (it's not easy) opokonwa:Why would someone make up such a story ![]() |
Ya Kashif, ama m. I've seen the new addy don't really know why they had to move it |
Ynot:O di mma. Gikwanu? Monshege i boola chi? |
[quote author=®~^Sly^~® link=topic=124042.msg2113591#msg2113591 date=1207099928]So all the ones we are having now are not legitimate? . . . . .please go n check the meaning of ''Legitimate'' i beg! [/quote]Guilty conscience |
That one is more of a proverb than tongue twister |
ifyalways:Can this be construed as an invitation to tender? ![]() |
Why we get married > To have a legitimate sex partner > To raise kids > To have a companion > and so on |
This is the first time I'm hearing that a bride is being asked to provide list of requirements for a tradi. Interesting. Ask the man to buy 1 hummer jeep, 7 pieces of kolanuts,7 black cows, 1 white rooster, 7 yards of white cloth, 49 tubers of yam, 7 jars of raffia palm, and an echolac boxful of hollandis wrappers just kiddingJust use your common sense |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 14 15 16 17 18 19 20 21 22 (of 31 pages)









[/quote]Guilty conscience