₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,331,326 members, 8,449,783 topics. Date: Wednesday, 22 July 2026 at 10:44 AM

Toggle theme

Echelon's Posts

Nairaland ForumEchelon's ProfileEchelon's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 19 20 21 22 23 24 25 26 27 (of 31 pages)

CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 12:47pm On Feb 02, 2008
Ilu Igbo continues

Ulo choro ichi echi bu naani nwanyi ka a na-amu n'ime ya
A clan that wants to cease existence gives birth to only females

O bughi onye siri ofe kwesiri ikwu na ofe ya di uto nke ukwu; o bu ndi meturu ya onu ga-ekwu otu o di
It's not he that prepared the soup should say how sweet it tastes; it's for those that ate it to decide

Ekele oge uguru bu n'akuku ekwu oku
Harmattan greetings is done by the fireside

O bu nwayoo nwayoo ka agbogho ji ericha nri juru afere
The young maiden consumes a plateful of food little by little

Onye choro ikpofu ahihia o zatara n'ezi, mgbe ahihia ahu di otu nkata aghaghi ime ya ngwa ngwa, karia mgbe onye ahu hapuru ya, o wee kpachie isi ulo
Whosoever wants to dispose refuse obtained by sweeping the yard when it's just one basket should do so otherwise the refuse would grow too much and block the house's entrance

And here is the longest I've heard:

Mbe-di-ogu ka ndi iro ya biara n'ulo ya ka ha buru ya, o wee rio ha chere ka ya bia, n'ihi na ya ekwetal isoro ha gaa n'ebe o bula ha choro. Ndi ahu wee hapu ya n'ala ma na-ele ya, ka ha mara ihe o choro ime. Ha kwuo si O buru oso, o gaghi agbalaga! Mbekwu zopu otu ukwu, ma zopu nke ozo, ha niile na-ele ya zii ka aturu. O wee jiri aka ya abuo na ukwu ya wee bokasia ala. O wee gwa ha si, "Ugbu a, buru m gaa ebe unu choro, n'ihi na onye o bula biara ebe a, aghaghi ikwu na nwoke na ibe ya gbara mgba di egwu, tupu aka kariri ibe ya wee maburu ya"

Once upon a time, enemies came to take the tortoise away, the tortoise begged them to wait let him get ready since he has agreed to go with them to any where they want. His enemies left him on the ground, looking at him to knwo what he is up to. The said that if he wants to run, he can't run away! The tortoise made a few steps with his hands and feet and they were looking at him like fools. The tortoise then dug some shallow holes on the ground. He then told them, "Now, take me to wherever you want, because anyone that comes here will not fail to say that two men wrestled greatly before the stronger side won and took hold"

Ilu Igbo enweghi ogwugwu
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 1:42pm On Jan 30, 2008
Gwam ihe na-achi gi "waka" n'ubi nne gi?
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 1:37pm On Jan 30, 2008
Ndi Igbo hold that

Okuko kwachuo akwa, egbuchuo ya mmuo
When a rooster crows before maturity, it will go to the land of the spirits before its time

Ndi okenye di n'otu obodo kwuru na o buru na umuokorbia amuta izu ohi na igba ama, ndi okenye amuta aka jide onye ohi ma anya ahuzila ya
The elders in a certain land said that if the youths start stealing and witnessing, the elders themselves will start expending any thief caught

Ndi okenye si na o na-adi mma ka alu mee ka umu ntakiri wee mara ihe bu alu
The elders say that it's good for an abomination to happen so that the kids we know what it is

Osisi gwuru nwata n'anya ugboro abuo anaghi akpara ya ochi
A stick that pierces a child twice on the eye is not making him to be happy
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 1:25pm On Jan 30, 2008
@Kashif

Nna jisie ike. Aha m ga-etu gi bu Omenuko. Your domain by domain concept is great

@all
On the translation of Table, I've contacted some elders in the village, they told me that in the olden days that "oku" was used in serving food and people sat on the floor and kept their food on the floor and that there was no need for the table. In effect "table" was non-existent. During meetings, people sat on chairs (so we got name for chairs).

I also contacted some Igbo teachers they went for "tebulu" collaborating the elders' story. Though they said it's possible that some dialects may have a word for it. It's possible,  undecided
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 4:21pm On Jan 28, 2008
O nwere ihe ndi Igbo na-akpo "table" mana amaghi m ya. M ga-ajuta nne m ochie gwakwa unu. I think Mgbidi = Wall e.g mgbidi jericho
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 4:05pm On Jan 28, 2008
Ndi be anyi, how has January been? I pray that

Oji ji jide mma will give you your share this year,
Ochiri Ozuo will supply your needs,
Dike N'Agha will fight for you,
Ikuku Ama N'onya will deliver you,
Ozowara Olaa will make you untouchable,
Okwaru Uzo N'ikpa will make a way for you
Oje na Mmuo will wage Your spiritual warfare,
Obu Ngwongwo will take up your burdens,
Ebube Dike will hide you under his wings,
Ezeudo will give you peace in JESUS name.

Can I hear you say Amen?
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 12:18pm On Jan 28, 2008
ifyalways:
ole gi eeeeeeeeeeeeeeh nwoke igbo izugbe+orumba,echebobo,d only nwa a muru na ala igbo nwuo mmiri ara igbo,rie akpu igbo,too na igbo,guo igbo na supu igbo ka nri ji
Okwu a bu nno ihe a na-agwa nwa mkpi tupu mma abaa ya olu  grin

ifyalways:
echebobo i hope na i di nma?
Adi m mma. I took some leave from work to do offline socializing

ifyalways:
gwam ihe a na akpo bottle,table(not tabulu) na nwanyi mbe na igbo. cheesy cheesy cheesy
Let me try

Bottle = Ololo
Table = amaghi m ya
Nwanyi mbe = Anim

more ilus soon
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 11:50am On Jan 19, 2008
Saturday edition


Kama irichaa nri dachie uzo, ka m buru afo anighini
Let me go on empty stomach instead of eating full and falling on the wayside

Ede ruere nwanyi nne, o chefuo ndi soro ya wee koo ya
When a woman's cocoyams do well, she forgets those that planted them with her

Ncheta ogbenye bu n'oge onwa oru
A poor man is remembered only in the month of work

O na-adi ka e jide dike, mgba buru ugbo abuo
When the warrior is felled in a wrestling competition, we wish for there to be two rounds

E sinye ihe nwata na-eri, anya ato ya n'oku
When a child's food is put on fire, his eyes never leaves the fireplace

E were ihe na-adi onye mma kwuo ya ugwo, ma o ruru ma orughi, o nara
When someone is paid with what he likes, regardless of whether it is sufficient or not, he accepts

have a splendid weekend
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 6:04pm On Jan 17, 2008
I dara ya!

O bu Ede
Dating And Meet-up ZoneRe: Fine Igbo Guys Should Come Out Of Hiding! I'm Searching High And Low: ! by echelon(m): 5:55pm On Jan 17, 2008
Agadi nwanyi anaghi aka nka n'egwu o mara agba
CultureRe: Origin Of The Osu Caste System? by echelon(m): 5:24pm On Jan 17, 2008
From what I learnt, you are an Osu if you or your forebears have been dedicated to shrines for protection during a war or famine. Simply put, an Osu belongs to a shrine or an "alusi" in Igboland.

Personally, I think you have to choose what you are.
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 5:09pm On Jan 17, 2008
Gwam ihe gba aka baa ala, chiri umu puta?
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:05pm On Jan 17, 2008
Really? Well, I just made a calculated guess  wink
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 2:58pm On Jan 17, 2008
Testimony = Ogbugba ama
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 12:31pm On Jan 17, 2008
Nwa nza na-awa ogiriga, O di ka o ga-aka nne ya
When the young "nza" (a smallish bird) is maturing ( undecided), it appears as if it will be greater than its mother

Okuko mmanya na-egbu ahubeghi unanwurede na-awi ara
The tipsy chicken has not seen a mad "unawurede" (an animal that eats chicken)

Agu majuo ya na aturu ehie ura
When the leopard relaxes, he may lie down beside the sheep

Ikpo ngwere emeghi ihe o jiri buru ngwere, umu ntakiri erie ya okochi na udu mmiri
If the male lizard does not show why it's a lizard, children will eat it both in the rainy and dry season
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 5:40pm On Jan 16, 2008
Kedukwanu ka isi aju udi ajuju a? Ndi Igbo ji okwu ekwu okwu
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 5:34pm On Jan 16, 2008
nightnurse:
grin utaba? lol but utaba is not wealth is it huh
Eji m n'aka na i bu onye Igbo? lipsrsealed
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 5:31pm On Jan 16, 2008
ifyalways:
biko e wekwala iwe gini ka 'uburu eke' putara ?
e chekwam na obu onye mara akwukwo?
Onye nkuzi anyi na Umuigbo Community Primary School nwere nwata akwukwo o na-akpokari uburu eke. Nwata akwukwo ahu na-ebukari klaasi n'isi. Kedu ihe iche 'uburu eke' putara ugbu a?

ifyalways:
echelon gini mere that ilu thread?am missing it. sad sad
Onweghi ihe mere nu. O na-aga n'iru
CultureRe: Igbo Names & Their Meanings by echelon(m): 5:26pm On Jan 16, 2008
any of them will suffice
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 4:53pm On Jan 16, 2008
ifyalways:
biko ole ihe di iche b/w nkwu elu(up wine) na mmai ngwo/palmmy?
Nkwu elu (tapped from palm trees)
Mmanya ngwo(tapped from raffia palm trees)

Kedu ihe kpatara eji asi mmadu "anula ngwo na nkwu na-abia"?. Nkwu bu mmanya ndi nze
CultureRe: Igbo Names & Their Meanings by echelon(m): 4:46pm On Jan 16, 2008
omoge:
Can Uzoma be interpreted as the good way? the good road?
It means exactly that

oziomatv:
what is the meaning of OZIOMAtv still to get the meaning?
Oziomatv?

Ozioma = Good News
tv = Television

Oziomatv = good news television
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 4:44pm On Jan 16, 2008
nightnurse:
amagi mu ya grin
Utaba!
(I na-akpo utaba, anya mmiri a na-agba gi)
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 12:08pm On Jan 16, 2008
Gwam aku onye na-agba ya anya mmiri?

Onye zata ya m dere ya poem
Christianity EtcRe: Lovemaking After Traditional Wedding Only: Is This Fornication? by echelon(m): 12:31pm On Jan 15, 2008
@topic

It's not fornication
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 5:33pm On Jan 14, 2008
toshmann:
huh gwanu anyi. anyi amaghi ya
Ihe mere ede jiri bee nwiii bu onye mere mmiri jiri banye n'opi ugboguru

Gwam ihe kwuru, ihe akwudebe ya
CultureRe: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 5:33pm On Jan 14, 2008
Ihe mere ede jiri bee nwiii?
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:28pm On Jan 14, 2008
Okorobia chiwe nkwu siwe ite, otu emebinahu ya
When the young man is tapping palm wine and cooking at the same time, one of them gets spoilt

Okuko adighi akpanye n'afo ewu
The chicken does not feed into the goat's stomach

Ukwu akwu daruo ala, nwanyi aria ya elu
When the palm tree falls flat on the ground, women will climb it

Dimkpa taa aku, ahu ichere ya
When an able-bodied man eats palm kernels, you'll see the residue

ka anyi muta ihe n'ilu ndia niile
CultureRe: Igbo Names & Their Meanings by echelon(m): 5:42pm On Jan 11, 2008
Emad, Cheme may not be the correct spelling of the name. my last post was a sidetalk
CultureRe: Igbo Names & Their Meanings by echelon(m): 5:35pm On Jan 11, 2008
mbanu! Kedu ka m ga-esi we sesabazia ada okwu? Onye choro okwu bu onye dere "Cheme" Ihe a abughi okwu Igbo
CultureRe: Igbo Names & Their Meanings by echelon(m): 5:04pm On Jan 11, 2008
Whatever
CultureRe: Igbo Names & Their Meanings by echelon(m): 4:51pm On Jan 11, 2008
Cheme: Correct spelling may be Chieme which means "God does not, " Actually the name may be a shortened form of a longer one
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 4:45pm On Jan 11, 2008
Anyi aga eburu anu enyi n'isi were ukwu na-achu danda?
Shall we be carrying a killed elephant on the head and still use our legs to pursue the "danda" (little insect)?

Mmadu anaghi ebute isi ukwa n'ukwu ukpaka
You cannot get breadfruit balls from the oil-bean tree

Onye na-eti ajadu ihe anaghi emere ya ebere n'ihi na o ma ebe di ya no
He that beats the widow does not have mercy on her because he knows where the husband isshakes head

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 19 20 21 22 23 24 25 26 27 (of 31 pages)