Echelon's Posts
Nairaland Forum › Echelon's Profile › Echelon's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 18 19 20 21 22 23 24 25 26 (of 31 pages)
envy |
better |
Yeah, I recall those years with nostalgia. Such innocence and simplicity as opposed to now. But then, we must grow up! A nuru m na amisisiri Kiliwii Nwachukwu ufodu akwara n'aru ka o wee kwusi ikpa ike! |
Michael Manson |
lol. o nweghi onye m bu n'obi wee guo egwu a m guru. kee ka i si mara na nwa amadi ahu na-eme that thing ka enwere e-ahuru? ![]() Well, nke umu nwanyi bu ikpo oga na itu sweel. Nke anyi bu igba boolu na igba mgba. Even in sec. sch., i still wrestled though I wasn't Okonkwo or Amalinze ![]() BTW na ntakara enwere m enyi nwanyi ihe na-adiri anyi abuo mma. O rue ka anyi bara primary school, ihere ekweghizi m eye di girl onu. ![]() |
Kwuli kwuli o kwa ya? lolreminds me of the song. kwuli kwuli, kwuli kwuli kwuli kwuli na-eme ka mmadu nyuo aro isi ![]() yeah i miss ntakara too. st pauls nursery sch, awka. i could recall my first day at school. i cried a lot and would not allow my mum to leave. they gave me her hand bag and told me she was going to ease herself. they later took the back cunningly. i cried the hell that first day. |
O di mma. Ana m eche otu ahu. Anyi onwe onwe anyi guru akwukwo ole anyi nwere ike igu n'ala anyi a. kee kwanu ihe i na-agu, economics? |
Asikwana na mu ajua, kedu ife Ifeoma na-eme na Ivory Coast? |
oku 24/7? oo ife okwesiri ibu. ebe m no ugbua i choo inwe oku 24/7 i mara na i ga-enwe petrol 24/7. Maintenant, je suis etudiant a l'ecole de francaise a port harcourt. Igbo bu egwu eji for real |
i choose Ifeanyi na Ifeoma, reminds me of Chude na Ngozi kee ka ndi cote d voire mere. i makwa asu frenchi? je parle francais un peu |
kee kwanu? |
for aunt Nnenna I picked up my pencil to write but know not what to write When I was told, I replied that you were sleeping Early the next morning, I came where they laid you and asked God for your life In retrospect, I realize that then was one occasion that God did not answer me “Peace… Hush! Hush!! …she’s resting” I heard If you could have been won back by a battle, I would have led the warriors But my tears will not forever flow For I know you now rest with my Saviour, in Elysium 09/07 will be evergreen Adieu, Eche here, a candle for you, |
eyez |
sight |
I zatara ya! O Tony Ubesie. Akuko maka Ngozi na Chude |
@Kashif, deeje. I bu omenuko aku. Ya gazie Okwu ndi okenye, Okwu eji adi ndu Mmadu kwara okuko n'elu ka yie akwa, ma o dighi ya mma, O kwaara ya n'ala, O dighi ya mma, ihe kwesiri ekwesi bu ka o hapu ya ka o ga yie akwa ahu ebe di ya mma. If you prepare a place for the hen to lay eggs at a height and it refuses, you prepare a place for it on the floor, it refuses, it's best to let the hen be, let it choose where is best for itself. Ahu oku bia mmadu n'ahu, o zuo ya ahu niile When someone is afflicted with fever, it gets to all parts of his body Dimkpa ejighi ntaku nsi di ya n'ibe ike eme ogaranya A speck of feaces on the buttocks of a grown man is not a sign of affluence Nwata agaghi aju iga ije wee ju i chara ibe ya ka o ga A child can't refuse to walk and also refuse to get out of the way for others Mgbe mmadu na-aga ije wee kpoturu eze, mgbe o choro ilaghachi, ya kpoturu ya ozo If you visit the king enroute to somewhere, its good you see him also when you are going back Ndi chi oma tiri aku ekwesighi ichefu idi ume ala Those whose kernels were cracked by a good God should not forget to be humble Igbo ndi oma m, anyi anaghi asi ihe ojoo emelaa, kama ihe ojoo emela anyi. Ihe anyi ga-eri biaa ma nke ga-eri anyi abialaa. Nodunu juu |
poor her! i bet her ass is burning now like fire. ![]() |
whatever you do, don't abort the baby |
I love jazz music I read a lot I love Sperry shoes I'm a patient dude I love giving now u know |
ifyalways:It means: The firewood in a foreign land gets the food done for them |
ces:Zimuzo = Show me the way Zigaluchi = Send to God Zomundu = Protect my life |
[quote author=uche_uche link=topic=113506.msg1975486#msg1975486 date=1203494164]i'm mot marrying her 4 her looks.[/quote]good to know this. that at the minimum removes infatuation from the picture. depending on how long you two have been together, you should be able to tell if her character is manageable. getting maternal consent will be easier if you talk with some of your maternal aunties close to your mother. they should be the intermediary. all the best. |
ifyalways:I dikwa sure? ![]() |
@poster This online resource is dedicated to the learning of the language: http://tech.groups.yahoo.com/group/uwandiigbo/ |
one question. are you marrying her just for her looks? |
daalu soo! Isi kara gi aka! |
Onwa tibe, ije aguba ngwulo when the moon is shining, the cripple becomes hungry for a walk Anwu ga-achakwasigodu ndi kwu oto tupu o chaba ndi sekpu ala n'okpuru ha The sun shall first shine on those standing before getting to those kneeling under Agadi nwanyi anaghi anokwata ma atuba ilu tunye okpukpu kporo nku An old woman is always uneasy when dry bones are mentioned in a proverb Ihe gburu nne oke ahughi umu ya hapu What killed the mother rat will also kill its children Okenye tinye ubu, umu aka etinye onye zota aku, o taa When an elder starts dragging, the children will start eating whatever palm kernel they can drag out Nnunnu isi akaghi aka anaghi aga akwa atu mkpokpororo I can't translate this last one, I need help LOL |
There was this proverb in Yoruba that was translated to me to mean: Some one you can't deal with yourself, you send God after him Does anyone know the original proverb in Yoruba? |
looks like you're missing my point youngies. of course it's our thread by the way amaghi m na o bu otu a ka egwu igede si wee di. o di egwu! |
Guys join me in celebrating the literary icon - Prof. Chinua Achebe - as "Things Fall Apart" marks its golden jubilee. He has been a source of inspiration to wannabees like my humble self. Watch out for the novel in Igbo - Ihe Aghasaa Read more: 1. http://www.kwenu.com/bookreview/obaze/2008/tfa_ihe_aghasaa.htm 2. http://www.nigeriansinamerica.com/vbulletin/showthread.php?t=11893 Tribute to Osita Osadebe: http://www.kwenu.com/publications/chidoka/osadebe_igbo_renaissance.htm @topic Mmadu adighi echefu isi mkpisi-aka mgbe o na-agba ufioro aka You don't forget your thumb when you are cracking your knuckles Ji awayi di uto nke ukwu, onye na-esi ya abachawanye ji When the yam porridge is very delicious, the cook cuts more yam into the pot Kama usu ga-atagbu gi, usu ahu felaga Let the bat fly away instead of biting the hell out of me Agba mbu o tu n'ogwe, a gbaa abuo otu n'ogwe, o di ka o bu ogwe ka a piiri aku When you shoot the first time and it lands on the bridge, you shoot the second time, it still lands on the bridge, it appears as if the arrows were made for the bridge Onye na-akpokota aku anaghi emebi nke ibe ya The capitalist does not destroy other's enterprises Ihe okuko ji mmiri ozuzo achu di ya oke mkpa What the chicken is pursuing in the rain is very important to it Nke onye chili, ya zelu! |
Youngies, amarago tredi gi a ofuma ofuma. Onweziri ndi na-enomi di tredi ugbua. Ano m na board "culture" we hu ebe edere "***** come show your proverbs skills" . Ihe nke a di egwu! |
oziomatv:I zatara ya Mu onwe m bu kwa ori akpu I of Anambra okachasi ya na ofe onugbu na anu mkpo dgz. mama cooks it whenever i'm home |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 18 19 20 21 22 23 24 25 26 (of 31 pages)


