Toshmann's Posts
Nairaland Forum › Toshmann's Profile › Toshmann's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 113 114 115 116 117 118 119 120 121 (of 261 pages)
otele: di anyi, ma ikpogi m aha o wu anyi agaghi ama na ilotalaAnu mpam I ka no ya? CAMEROONPRIDE: Otele please what is the story behind ur moniker cause this is a cameroonian nameOtele is not a Cameroonian name. Otele is an Igbo "name". It means butt. The guys got shit for brains ![]() |
NRI PRIEST: Chai; Tosh amabata ka osa....Goretti!Yes, adi m ndu. M ka wu bobo ![]() Maria m enyela m welcome ibongi ![]() CAMEROONPRIDE: what's the answer to IGBO KWENU?Yaaa!!! ![]() |
Ibonge atogbuola onwe ya o ![]() Ndi Anya ufu ga raa nshi ![]() |
Eze Promoe:Hapuru m de ihu. Ha digodi asato, am I complaining? Infact, ihu Mara mma kwesiri ime multiply ka uwa n'adi so mma. Whereas ihu joro njo dika nke darfur/pres-elect kwesiri Iyi face mask. |
Achi-okuko, Anuru m na i so ndi na achu asa m ![]() Upon adabekee nwanne m nwayi unu choro imebi, unu ewere anya paw-paw unu bia ebe akwa nwa m nu! ![]() Achi! Achi! Achi! Ugboro ole? Chiri aka na "akpa schoolu" gi puo ebe Asa m nu o. ![]() |
Nwoke na ife. Adi m very busy these days. Ndi ashiri ejiri ya agaghari ga up and down. Darfur elee gi? Nwa mama nu here life. Correct bobo di ka m ![]() Ify, "Don't you wish your boyfriend was cool like me" ![]() Pretty-Gorretti |
Antivirus k'owu UNCLEbacteria jidekwa onwe gi o ![]() Ahu na agba gi kitikiti m ga ata gi aru na akpa amu, ñuo Mmiri ya, jiri de rest gworo ogwu ego ![]() Pretty Goretti m kedu |
He he he he!!!!! Ka m chia ochi iwe ![]() Maka ndi si na m gara nga Maka ndi si na m nwuola Maka ndi n'egeghari ka ijiji na acho nwayi onye ozo Maka ndi n'agba egwu surugede n'akuku Maria m Maka ndi Anya ufu n'eme m jelosi maka na m wu bobo Ka m chetakwara unu nile anyway, aha m wu toshmann nwa mama agbusi gbara otele 1 eju n'efe n'elu anu ana agba egbe . . o n'acho condom 1 Oke mmawu Taliban biakwutere, o n'ara peppersoup. Osama baa mba, o si ya m ga anyu mammiri n'ili ya crown prince of umumkpi1 the first son of the great ezeala1 of umumkpi, . . . . conqueror of the british empire. grandson of ezemkpoto1 of umumkpi great grandson of eleweukwu1 of umumkpi . . . . hero of the war of attrition of 1849. great-great grandson of adagaduga . . . founder of the ancient kindgom of umumkpi and leader of the great migration from the land of adigboloja in the valley of zambezi to umumkpi just east of the niger Ahula m ihe ndi ufodu ji style achu Maria m. M ga ata unu aru n'akpa amu, ñukwaa Mmiri nu na ya ![]() Asa m Pretty Goretti m ![]() |
Lol ![]() Nye ya ara ka oñuo. ![]() O na ebe akwa? |
Asa m |
ifyalways: Darfur na-aku m nkwa kara aka.You mean i na-aku darfur nkwa Kara aka ![]() Isi na imaghi ihe anyi na ako, okay o. Ifynkwa. Jisike. Ify, elee my love? Ahuru m ebe I na acho iwere my love nye onye ozo. Ka m gwakwanu gi, pretti-Goretti abughikwa onye m ji egwu egwu o. M ga ata gi aru n'ara o M ga atapu gi ara ñuo Mmiri Nile nu n'ime ya ![]() Hapu mu na Pretti-Goretti m alone. ![]() In short I've raised my azonto education fee to $800.00 flat. |
Otele amaghi na Ify wu pro. High grade pro. Ify na agba azonto n'elu bed. O n'akpo ya "azonto with a happy ending" ![]() I wish Ify ga a-jam-u otele. Mee ya aru Kara aka ![]() Otele amaghi na ya n'onwe ya wu otele wu de original nwa daddy nu na threadia. London boy na agabeghi stream na village mbu. ![]() Ify gbajie ya amu na bed e ya amata na agwo na eke awughi otu ihe. ![]() |
otele: toshman anarala gi maria gi o . . . aka m adighi kwa yaUjo onaghi atu agbara, oji na aputa nani na abali? Nothing mega. Anaghi eji amu ogologo Amaja oku-elu. Jukwaa Ify. alakpurula m. chi ejiela.Mba, alakpumala yet. Anu mpam. biko gwara m ify na m choro ihu yaNnaa gaa polish-uo your style. Aghotaghi m ete onye amuru na London ga eshi achu nwayi ka onye amuru na Burundi. Ify gakwa eme gi aru o. Peteghariwa. |
Don't worry. I ga ahu ihe ga eme echi. Infact e needighi m ime gi anything. My sweetest precious pretti-Goretti ga enye gi poison. Iji love egwu egwu |
Lol. Wrong thread ![]() Useless scumites |
Antivirus92: Kedu maria nwunyem? I wanna pass her a massage?Ndi m ga egbere ogwu oke this xmas adila plural ![]() |
Otele, I ma nu ihe I wu ![]() Lekwe signature m. Lezie ya Anya. O si gini? ![]() |
Hoi-Hoi-Hoi-Hoi I laugh in Swahili. God don punish all them bomboclaats wey win Liverpool for anfield this season. All of una go loose at home today. Wey Manchester YNWA ![]() |
Hoi-Hoi-Hoi-Hoi I laugh in Swahili. God don punish all them bomboclaats wey win Liverpool for anfield this season. Including those wey use wuru wuru penalty against a ten man team. YNWA ![]() |
Okay, iji style na achu Ify Style gi a dikwa local o. Igaghi achurali onye obula with this style o. . I neediri I meet-i bobo dika m, ka ekuziere gi ete eshi achu umuasa. By the way, Ify awughi kwa onye I ga a-like-i i meet-i in person oo. Ify dikwa baaaaad. Jukwaa agaba419/faketan. Ify dikwa rugged ![]() I gotta tell ya. |
O wu maka awu m bobo ![]() |
Ify na otele ![]() But otele nwekwara point o. Ify mu na gi wu virgin irukwuru style ![]() |
toshmann ejiri nwayo n'enyo antivirus ebe o na agba my only asa. toshmann n'akwado otumakpu mkperete-ubokwuturu o ga efe antivirus sooner than later. uko akparikpata ga agha antivirus soon . . . omara na ihe nwata n'eji egwu egwu wu ara nne ya, owughi amu nna ya . . . toshmann na a-watch-i cautiously Pretty-Goretti m )ifylacous ifutagba . . . . ugbu a ka anyi ji mata ihe mega gi ihe a ogbaghi aka ![]() |
as a republican, i may vote for obama this november if the GOP doesnt stop this shameless voter supression going on. it's getting ridiculous they are so shameless about it. asking that people be romoved from voters register. democrats go about campaigning for votes, republicans are busy trying to stop democratic voters. this is a disgrace. did they need any voter suppression in 2010 to shellack obama? what is this BS? |
@poster nothing is wrong with you. west africa is a basket of malaria. if you were born and raised in west africa, there's a 90% chance that there will be malaria parasites in your blood bc mosquitoes are everywhere. we've been exposed to them right from birth. also our medicines are not so powerful(me i dont trust naija drugs sef) and even at that, most medicine clears the parasites in the blood, but there are also parasites inside the liver. so when the blood isn cleared and the patient feels better, the ones in the liver may still be there. infact, as God will have it, west africans have the natural protection from malaria too. that's why even ++ parasites in your blood doesnt mean you are very sick. a lot of nigerians are going about their daily business with malaria ++ . . bc they have that natural immunity from malaria. but if you travel outside the country for a loooong time(like me) you'll loose that immunity. and in that case, if mosquito bite you, na wahala o, bc at that time ++ fit kill you, or do you real permanent damage. for now, you're ok. just get the right medicine and dont worry too much if you have +, as long as you feel great. ![]() |
lololololol ![]() see wetin garri de cause ![]() abeg na which soup she de like slam the garri with? ![]() |
asa, anu m ya full time although mgbaghari biara di too much, so m gaa ulo ogwu ga hu dokinta maka obi na afu m ufu. no shaking toshrettie dey kamkpe ![]() |
onye wu darfur mu na gi na akpa business gi n'ekwumaka some anumpam idikwa sure na ichoro imuta azonto?ka gi na your darfur, unu che na m choro iji style kuo gi nkwa via azonto arrangement? ![]() let me remind unu ncha, toshretti is occupied. odighizi interested in random nkwa. nke maria kacha ato pieces so , e neediri m the money, obi nwanne ka m ji emere gi ya for $500. this is business. ![]() mee osiso, enwere ebe m choro i ga, ahu emewelam irukwuru-irukwuru |
Achi my brother, o ga aricha mma. ![]() Okwa m si gi hu m Anya maka adabekee gi aju. Leenu ya now. Anyways, no stress, gaa hu darfur ka o gwa gi the best igba ncha method. ![]() Ifylanta ya wuru maka azonto, awu m expert. I am na m wu bobo. Darfur amaghi egwu agba, nani ncha ka o na agba. A wu m bobo, jukwaa honie-marie ![]() |
[quote author=Maria-G]oyinatum...kedunu ebe Torch no?[/quote]Honey Marie, I'm home. Mepere m Uzo. ifyalways: Kwusi inwu kai-kai, isi gi ebughi ya. Kedu ihe mere I ga-eji kpanyuo oku? Owu nkpari to me. Akpikpa a wuru m na aru?ihe di n'obi m a dara ada?Mbano eeee . Ify I di bad hooohaaa . Irukwuru-irukwuru eeee ![]() |
ndi ashiri na afio ![]() mu na Goretti m ka nukwa ![]() honie-marie i na aso m n'obi ka mmanu anu. ![]() you're never far away, always on my mind https://www.youtube.com/watch?v=-XKFN_U3skE |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 113 114 115 116 117 118 119 120 121 (of 261 pages)
ka m jidekwa agbusi ahu na acho igba m 





they are so shameless about it. asking that people be romoved from voters register. democrats go about campaigning for votes, republicans are busy trying to stop democratic voters.