Toshmann's Posts
Nairaland Forum › Toshmann's Profile › Toshmann's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 110 111 112 113 114 115 116 117 118 (of 261 pages)
wow, at least there is something the US congress can actually do together. hard to believe the House of Representatives passed this bill. God bless y'all congressmen/women. now over to gun control. ![]() |
NRI PRIEST: Ikporokotom,ikpomkpom...kpakorokpa,ojalikpoto,achukurege...ukwu nwa baby....Flavour bu ashawo di na nwoke!kparikota-kparikota baby oku, surikwata-surikwata baby oku. ihe nfonye, ihe nfonye, fonyewa-nfonye ihe ndunye, ihe ndunye, dunyewa-ndunye nke a wu egwu maka ify ![]() Eze Promoe: [color=scarlet]Nna e, olu ebube n'eme n'ebe a. On the issue of Tosh, o di reverse side kam g'eme. Agam enye ndi nto 15million ka ha jidesie ya ike[/color]thank you eze P, kama m ga esi ebe a puta, deny-a my one sweet girl, maka $15million, ka m nushie ike ngaa, after all, ha na enye m giant burger plus internet, even sef as for you Eze Potopoto . . . enwere m plans, i'll be out by xmas m ga eme ha aru, m ga eji aghugho megharia umuasa ndia anya, ha agaghi ama mgbe ha ji nye m key, m mee voom ![]() awum grandson of ezemkpoto 1 ![]() |
infact ka m nyekwa asa m another one, ify clear away, for you my love . . Goretti ![]() https://www.youtube.com/watch?v=hy0pZ_JvL4k |
ifyalways: lol, tosh onye uruify baby oku, i na e-claim-u egwu m guru in darfurs name, ishi omebiri gi?(actually ishi mebiri gi )egwu m guru maka asa m, ka i na eshi agugo , n'enye ya darfur. darfur oma ihe gbasara egwu? imaghi anu mpam darfur wu? ![]() egwu wu nke MariaTosh ka m kwushiekwa ya ike for MariaTosh and MariaTosh ALONE!!!!! ![]() emebikwela egwu m ozo with aha darfur |
Alicho: akpo ke nini?Iberibe. Owu ihe Ana akpo ya. Don't mind Eze P Odika iwu Onye owerri? Ahu o dikwa onye ke?Mba, achi wu a confirmed epilepsy patient. Akwukwu ji ya. Meanwhile, ndewo, Ada mmadu ![]() Toshmann . |
apocalypse |
Jyde89: I hereby declare Jan20th a bossom squeezing day+center's will provided around the country with capable's bouncer's to squeeze bossom's. 9ja can be a cancer free nation ladie's, it begin's with you.supported ![]() https://www.youtube.com/watch?v=VQOiTX8CqzU |
![]() hip hip hipp . . . . . why didnt somebody tell me all these years ![]() Techwriter: Beware of what godless men are secretly encouraging in these last days. Some of those philosophies are labelled research. NB: before the destruction of the earth by the flood, God's description of man was dt every imagination of their heart was evil continualy.guy relax, this na scietific research done through scientific methods. tested and confirmed. abeg go find Bre.ast jare now no more need for bras our legitimate healing hands can do the job ![]() [quote author=Yeske!]Wait ooo... these scientists are feminist sha, what about male breastt cancer, does squeezing apply to the guys too? I heard the male variant is worse than the female though the latter is higher in preponderance. Answers asap, no cheating abeg.[/quote]the cancer research from the university of tosh in toshmannistan shows that there may be reduced cancer of the testes, reduced scrotal cancer and reduced penile disorders if the male sex organs are soft handled by health loving happy and pretty women ![]() |
bia, umuafrika, odi ka unu achoghi i bia gbaputa nwa mama n'aka ndi mere ya kidnap okwaya? ![]() anyway, ka gurugodi egwu m maka somebody fly me to the moon and let me play among the stars let me see what spring is like at jupiter and mars in other words hold my hands ![]() in other words, darling kiss me fill my heart with songs and let me sing forever more ![]() you are all i long for all i worship and adore in other words pls be true in otherwords I LOVE YOU ![]() |
Alicho: Kpam Kpam kpkam.Bata bara batama uyo, uyo wu uyo ma'agi |
BabyO ndi a egbuola nwanne gi Nwoke o ![]() Somebody joro njo Mara m aka nti ugbua |
umunne m lee, emeela m kidnap ![]() Ha si m gwa ndi umunne m ka ha weta $1million iji gbaputa m. Bikonu tuoro nu m utu ego, oruo one million unu send-is the ego to nwa mama's account. Ka ha ghara igbu nwa mama o. Nwa mama achoghi inwu : ![]() |
@pres-elect na ndi otu ya odeshi! ![]() jump am pass. ![]() [quote author=pres-elect]And somehow ataghi m tosh uta too much. Anuru m na mpa tosh churu pieces oge owu okorobia. So ihe mega tosh eshighi ya n'aka really [/quote]yes, nna m churu pieces, chuta nne m, a correct asa on her own nna gi wuru bricklayer chuta . . . . . . . . . next time ikporo nna m aha ebe a, m gwa ndi nile nu ebe a ihe gbasara . anyway, MariaTosh, gbachi ha nti, mu na gi ga ebi, n'udo, no shaking. okwa shopping, gwa ify na phone m ababeghi voicemail ![]() ka m bia hu Tosh-Jnr . . oyiri nna ya, waiting for ify and otele to produce Ify-jnr for my boy to start practicing. the earlier the better . . emee ngwa ngwa emeghara odachiasampete m, |
hi arsenal fans, cry no more. I have taken your case to the prayer warrior union of Addis Ababa. There's good news for you guys. I prophesy that arsenal will win the champions league this year. Can some arsenal fan say amen ![]() |
ifyalways: Tosh.Of all the Umu guys juru London o darfur ka ihuru. Last time m gara London darfur nu shool. Ya wu 5yrs ago. Taa darfur ka nukwa school. Gini ka oguga? Oguga cambridge everytime o n'epioghari na central London. We know how far. Lekwe otele, oji ya na njo, and otele ka do young. I doubt otele eruola 23yrs sef ahu ka di ya hot. Hapu darfur na Asa efere na central London. ![]() Meanwhile, Ify na-ekwe oyoyoNobody di surprised ![]() BabyO Kedukwanu ihe iji enye onweghi nsogbu na ihe mmadu dere maka gi? Owu inubeghi maka "jump am pass" ? Nwa mama anaghi ekwekwa iwe na ihe edere na nairalandi o . Edegodi na m wu Onye oshi.---odeshi ![]() [quote author=Maria-G]hmmmm[/quote]Chai oge obula m huru ihe obula idere Obi emee m yori-yori Asampete m. My Choice ![]() |
Ok muky I'll pray for arsenal now I prophesy, arsenal scores in the next ten minutes Abracadabra . . Bujabetibalakuda badarada ibemkulentu. It is done, expect equalizer soon |
Mukina: see how bradley dey school usLol ![]() |
achi agwala m gi wepu anya ebe babyO nu, isi na ishiri ike, gawazianu. aka m adighikwa ya. ka m ga zuru popo-corn m ji ele show gaje ime ebea soon ![]() kama iga atagide ify, ify di hot, uko na ako ya n'okpuru "ebe ahu" too much and what is more, aka darfur eshighi ike ebe ify nu. otele ahula that loop hole n'acho way o ga eshi eme ya exploit. m ga eme gi advice ka i ga fight-ia for ify's hand. as for MariaTosh . . . . . signed-sealed-delivered ![]() |
ifyalways: @toshman, why won't Seun ban you?you were romancing and trying to chop his oriaku mukina right under his no nose.Me and mukina are like brother and sister ![]() I guess seun stopped banning me when I banned him for two weeks ![]() I made it clear to him that no one can lay claim to a monopoly of banning abilities ![]() |
samfibby: The year is yet to end. Still hopeful.That's the spirit ![]() |
Ya awuru kwanu gini elee udi mkpari di nkea. Imakwa research m mere before m weputa those words free of charge to igbos of future generations? Jide Obi gi aka o, before m weputa my pencil see gi na paper ugbua ![]() |
None yet. I'm moving forward ![]() |
G-string= mpekele uwe otele ![]() Homosexuals= ndi ndoro/ ndi or'ike( ndi ori Ike) Lesbians= ndi oru'aka ![]() Terrorists= ndi mmaja ![]() |
babyosisi: Anyi no ya nnolekwanu rice o . . . na anu okuko . . . ala mbano muru m eee . . lol BabyO o di ka m ga agbadata ebe ahu inu this ekeresimesi . . . . mba agaghi m abia, mu na Maria nweere special something this december. mbano na umumkpi lololol |
achi4u: Eze idi 3muchagaghi m ata eze uta here. omaghi onye BabyO wu. BabyO wu far back adaigbo nairalandi. o nu na di. ndi churu ya na nairalandi without success wu aja. nwa mama was not part of them bc nwa mama nwere anya kara aka. m lere BabyO anya at first sight hu na efe enyeghi ![]() Eze nkata gi na maria yiri ife o!odeshi. MariaTosh has no vacancy. why unu anaghi aghota. |
many yrs ago, when i just joined nairaland, as a dude of no equal , i expressed my majestic opinions as a lord of words which did not go down well with the powers that be in nairaland, hence, there was a recurring decimal activation of punitive measures vs rebelious reciprocation.i was banned, unbanned, rebanned, debanned, undaunted . . . . rebranded . . yet rebanned . . unbanned . . counter banned, self exiled, pre-banned and underbanned before it came to the realization of the powers that be that some characters just have to be let well alone ![]() |
Ify baby oku ara gbaa gi psychiatry nokwa nso ![]() Lekwa otele congy ji baaad gakwuru ya. Darfur nu refugee camp ileta ndi nu n'agha. Mu na Maria nu na Loveland Territory. Maria my Goretti. Ada Ada!! Asampete m ji eme onu. Akwa nwa m ji eti mkpu O m'uma asa'aru. |
Yes women are like that. But God gave dudes like me the right proportion of strength and wisdom to handle it. Especially the wisdom to know when to ignore them ![]() And the strength to avoid them getting angry or frustrated ![]() And also the love to truly love the babe ![]() And live happily ever after ![]() After all, happiness is a choice ![]() |
yorubaamerican: What do you answer to?it's a matter of self-system. i'll answer to any nomenclature that reflects my established self-efficacy ![]() just in case you dont know what self-efficacy means, here's a hint http://psychology.about.com/od/theoriesofpersonality/a/self_efficacy.htm i have a very high self esteem ![]() |
Hope Chelsea fans remember that teams like Athletico Madrid are in Europa Cup. Ring a bell? ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 110 111 112 113 114 115 116 117 118 (of 261 pages)

nke a wu egwu maka ify
m ga eme ha aru, m ga eji aghugho megharia umuasa ndia anya, ha agaghi ama mgbe ha ji nye m key, m mee voom 
, n'enye ya darfur. darfur oma ihe gbasara egwu? imaghi anu mpam darfur wu? 




. . next time ikporo nna m aha ebe a, m gwa ndi nile nu ebe a ihe gbasara .