₦airaland Forum

Welcome, Guest: Register • Login • With Google • Trending • Recent • New

Stats: 3,344,606 members, 8,512,714 topics. Date: Tuesday, 03 November 2026 at 08:31 PM

Toggle theme

Toshmann's Posts

Nairaland Forum › Toshmann's Profile › Toshmann's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 117 118 119 120 121 122 123 124 125 (of 261 pages)

Culture › Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by toshmann(m): 3:33am On Jun 29, 2012
ifyalways: ^Me too.
Ihunanya n'etiti blackpikin na Adabekke.Ada,blackpikin si m gwa gi na o huru gi n'anya ma chokwa ilu gi.hoha tongue
I heard that angry
He has to see me first cool
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:59am On Jun 26, 2012
Omirimous grin grin grin
Odunnu agbakaaala m. Odunnu Biko excuse-uo m for one minute. Ekwekwala iwe, just one minute then you can go back to your otele business but jiri one minute gwara m Ify na ya kwusi hard to get aaa o na eme. Hard to get wu ihe umu sweet 16 n'amaghi Nwoke na eme. Owughi udi mmadu Ify macha how far. Amaghi m ihe Ify jiri werechaa nnoo Obi ya tinye ebe darfur nu. Anu mpam n'amaghi how far.
Lekwa LOve songs Nile m dega ngaa. Owubekwe princess Diana Ana anyi agaala 7 rounds by now.
Ify bia kuo m nkwa before ala akwupu otele ngaa.

Meanwhile, odunnu olee ebe gi na otele gara kemgbe week abuo?
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:36am On Jun 26, 2012
ifyalways: Toshman ara a gbala gi finally.
Cherekwa ka nwa Darfur jide gi.
Darfur nu mental home. Nke ya agwula grin jiri ndu gi mere ihe ugbua. Chefuo onuku ahu. Lekwa m. Awu m bobo cheesy

Egwu ahu di uto oo,egwu anyi jiri gba alabanko mgbe uwa wu uwa.cheei! Infact,owu egwu nwa Darfur ji tuorom marriage
Ima na AMA m ihe di mma. A wu m bobo. Bia ka anyi mekoo joo. Ifysco cheesy anyi ka onwe anyi wink

Infact ichetara nke a

Give me
Your unconditional love
Kind of love I deserve
The kind I want to return
Ify baby give me . . . .

Ele Odunnu na Otele? Adabekke na Agaba kwanu?Ozi ekele m gara umu Igbo nile,nke onye na eme di nma,ngozi na amara Olisa.
Otele na odunnu emeela disappear.
O choochi. .
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:48am On Jun 24, 2012
Ify wink

You're
my sweetie cheesy
My sugar kiss
My lady wink
My lover smiley
So honey cool
Let me hold you cheesy
Let me love you cheesy

Forever cheesy

O yea wink



Ify, I ma nu how far.
Ifysco ifystical grin
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:50am On Jun 21, 2012
umunna m eeeee shocked shocked shocked shocked shocked
unu anukwala na ndi ogbu mmadu ewerela bomb biarue village m angry
gwakwanu ndi boko hara m si ha biko hara m ooo

https://www.nairaland.com/970149/bomb-discovered-imo-village

adabekee idikwa ok? undecided

nsogbu adighi angry ndi a tuo bomb na azu ulo m, ha na ndi mbano ga etinye ukwu n'otu trouser
Health › Re: Help. My Right Eyes Aches by toshmann(m): 3:46am On Jun 21, 2012
what happened. is she ok?
Politics › Bomb Discovered In Imo Village by toshmann(op): 3:44am On Jun 21, 2012
Health › Re: Help. My Right Eyes Aches by toshmann(m): 5:59am On Jun 20, 2012
Hey, booty4me
How is your eye?
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:40am On Jun 20, 2012
Odunnu,
Olee ebe gi na otele gara? angry
Unu abuo mere disappear. Okay o. Otele+ Odunnu= the more you look grin
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:37am On Jun 20, 2012
[quote author=pres-elect]Ina atupuru ya onu angry
Dibia na agworo m ogwu adabala oke ohia. Enweghi m okwu onu for now.

Everytime umu boys na achughari Ify m. Ha amaghi kwanu how far. Anekwu maka toshman, nke a n'aza achi4-nani-ya eburu bata 18. Ka m Gwakwa unu, onye Amu ya furu this summer, ya mekwaa understand.

Anaghi eme kwa nwanne na nwayi. angry angry[/quote]Taa Nwoke m shi ngaa gbafuo. Uchu. Onweghi ihe gi na dibia gi puru ime m cool
Ana eji Amu ogologo a-maja agadi nwayi? Gaa noro ala na sink. Even sef, dibia gi ahu dabara oke ohia, oji kwa GPS? Otherwise ofuola o grin and o fuo, toshman nwa mama is heading towards his home maka Ada ya nwayi cheesy o ga adi lonely by now. O need-iri company.
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:45am On Jun 19, 2012
Nnaa a-like-iri m ndi gbasara ukwu ha abuo na bed cheesy lol.
De girl jogodi njo, m were pillow mechie ihu ojoo ya grin

Nnaa odiegwu o. Onweghi nke m juru. Kpota ha, adi m game wink
Health › Re: HIV/AIDS by toshmann(m): 11:17pm On Jun 18, 2012
Doctor7: Most western medicine cannnot cure malaria that is why malaria parasite remains within the body and thus allow the fever to re occur from time to time. We do have a herbal preparation that cures malaria. Anyone who takes it goes back for MP test and often confirm that the parasite lives no more. The Herb that we have for malaria kills the parasite and get rid of it from the body. this is new invention and testimonies are abound, the herbs are always available and can be ordered through doctor@herbalmedicalcentre.com
sorry but your information is wrong ab initio. malaria has a cure, but the problem is that in nigeria, most of the medications we have are fake, or the patients dont take them as they should, so what we get is not proper treatment but partial treatment. what this means is that the malaria parasites may be subdued to subclinical levels in the blood. but they are not completely eliminated. however, even when eliminated from the blood, they are not entirely out of the body as they regroup in the internal organs, usually the liver, and after sometime they emerge again into the blood stream and cause illness.

there are medications for full treatment of malaria. but many factors prevent its elimination in the nigerian, and indeed the sub-saharan african population.

also, dont forget, that malaria cannot fully be eliminated when there are open gutters and pond all over the country. these are breeding grounds for millions of mosquitoes. so even after treatment, these mosquitoes still bite our people and re-infest them with enough parasites.

we need the govt here to clean up the land. i stayed 3yrs in britain, i didnt see a single mosquito. not even one.
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:41pm On Jun 18, 2012
ndi iro m nile choro idi ka m, mana awu m bobo cool
anu ana agba egbe o na acho condom cool cool sometimes o na ara peppersoup tongue
akwaa-akwuru cool
eju n'efe n'elu
igirigi dachiri igurube cheesy

biko chotaranu m nwa ada di mma . . cheesy de thing ejidela m ozo grin

ify o, ify nyekwanu m ihea ka onye obula nwee rest wink
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:37pm On Jun 18, 2012
achi4u: unu egbugokwa mmadu ebe a o!,
unu jikwa idea a promot torshman na ulo a ka onwe ike ina achuzi umuagboho nke oma.

torchman dika onwere ihe otere na connecting rod ya?
onweghi ihe etere the thing. a wu m bobo, cool thats all. ha nile di jealous. mana anaghi azuta boboism na ahia. o wu osin'obara tongue

@adabekee ndi na ario gi enyi karikwara,keduzi ije m na gi?
ha ga e bu uzo merem oji. ada mbano adiro cheap. ha ga eweta
1. 5 virgin mosquitoes
2. croatian flies
3.15 pretty virgins cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy
4 $20,000 cheesy
5. letter of application addressed to me cool and 1 love letter addressed to adabekee tongue

before consideration
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:33pm On Jun 18, 2012
Odunnu: Ahu na ako gi na Tosh uko all da time.
Biko nye Tosh ihe ka onwere onwe ya, ma gi kwa.
ify give me bottom belle cool-u my heart-io
ify give me bottom belle cool-u my heart-io
bonsue, azikiwe, bonsue iye, iyee


ifysco ifystic cheesy cheesy cheesy cheesy
ify biko hapu ndi araa joo, anyi ma onwe anyi . . wink
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:30pm On Jun 18, 2012
Odunnu: This Ify is too mebiala grin
na today? ify wu far back hottie. otu osi di m, ka osi dikwa ify. the only difference wu na anaghi m ezo nke m ezo. ihe ahu na ako m na akokwa ify 2-4-7

ifysco cheesy

ifyalways: Odunnu,i maghi ihe wu crotchet were kaa obi n'eso badt boyzz dika tosh na otele ako ma na agba koloso ebe a na abali?lekwe gi boys ga atuwa gi ime.
Crotchet na dross gi ga adi tight and double oge o bula i choro i bia na threadia,o kacha oge mmadu dika tosh no around.crotchet wu akwa ara.

Ehen,Otele,elee that ur "well wisher" gi na ya kwu ga vacation na France?Nwunne gi nwoke si na owu aru ikpo ndi 'lekwe ntu' akwuna,the proper name according to Tosh wu "well wishers" lolz
Anya huru nwa Darfur gwa ya jiri oso lota.Oyi tuga m nga ojooooooooo!
ndi iro m abiala embarassed
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:06am On Jun 16, 2012
mba, alakpula yet. anu mpam! tongue
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:04am On Jun 16, 2012
ify gwara nu m lipsrsealed

ify gwara m one night like this, iwe nu n'ewe ya. m si ya o gini? ya si na darfur biara na nke ya, but darfur amaghi de thing eme grin ya enye all sorts of excuses. so ify ahapu ya only to catch him ebe o na agba ncha grin . darfur amaghikwanu na ihe o na agba wu kerosene ify dosara oji amunye lamp ya. because oge ahu ify akwubeghi electricity bill ya,o di broke, oji ego ya gbaa arabanko na ronford, east london. so ndi electricity a-cut-uo oku ya, ify na a-manage lamp with kerosene, darfur aga gbaa de kerosene grin grin grin grin
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:58am On Jun 16, 2012
kerosene ojooo cheesy
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:54am On Jun 16, 2012
nwoke m gini ka ina eme at this time. ihe owughi ebe 3.00am na london? gini mere ihigeghi ura?
okwa igbawala ncha again? grin

otele ahu ushi, kwusi igba ncha biko, o ga ekwupukwa gi ihe gi grin grin

jukwaa pres-elect cheesy

darfur gbagidere ncha like this mechaa gbaa kerosene by accident one day, chee na owu lotion grin grin grin grin grin
nnaa amu darfur n'achazi ocha, meanwhile de guy na eji nji grin grin grin

odiegwu o cheesy
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:48am On Jun 16, 2012
ya wuru maka ify, no worry urself, ahu akowala ya uko. ima na ify anaghi anu one place. especially ma ahu kowa ya uko. aga m agbadata london this weekend ka m mee ya nchara. by the time m ga ala, ify ga anu one place for two weeks cool

ify di hot, mana eji m igwe wink
Politics › Re: Friendly Caricatures Of Nairalanders by toshmann(m): 12:05am On Jun 16, 2012
Funny hehehehe funny
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:57pm On Jun 15, 2012
Achi4u hapu ndi ara. Ha amaghi ihe ha n'ekwu.

As for Ify, ama m ihe o na acho. Aga m abia ulo ya tomorow night ka ahu juo ya oyi.
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:48pm On Jun 15, 2012
So Ify isocha na ndi na apu m n'ala?
Ataghi m gi, ihula nu darfur onuku iji mere eternal mugu grin

Adabekee
Nne hapu ndi Anya ufu ndi a. Ha nile di jealous maka na awu m bobo cheesy

Odumchi choro idi ka m, but e no fit grin
Nwunye ya gidere ya ebe o na ese Indian hemp grin the woman ewere aka-odu chufuo ya n'ezi grin
Odumchi awuru aturu n'enweghi onye nche for 2 weeks cheesy

Otele na ario aririo na central London. Uzo ebe pres-elect na asa efere.

Ha nile di jealous maka na awu m ogba nkwa. A dim too much cool m ga n'akwu nkwa m full time, no regrets.

Ify ebiela na Ireland, bie holland, bie Italy, bie Spain. Enweghi ebe ikporo aha na Europe Ify n'akugbeghi at least 2 yrs. ajukwala m ihe Ify n'aru, m'owu ihe Ify n'acho. Kama m ga asi na kemgbe Ify ji jam-uo otu mugu Ana akpo darfur( pres-elect) Ify awurula onye nwere boyfriend grin

And Ify na añu ihe. O Kara aka.

Adabekee dikwa kiaful na threadia. As Ada mbano, a di m sure na I ga e-represent-i well well. kiss
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:40pm On Jun 13, 2012
Odumchi igbaliala . cheesy
Aga m eme gwara kwa.
M ga egosi gi ihu m na eji anyu nshi. ( ma ya wuru kwa darfur/ pres-elect)
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:35pm On Jun 13, 2012
Ndi ara.

Awu m akwaa akwuru. Onnweghi ihe meganu.
Baby mu bia nye m farina ka m rie jare. Hapu ndi ara m ji mere umunne.
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:23pm On Jun 13, 2012
Otele ahu ushi sopuru onwe gi ugbua.

Leenu na darfur socha ndi na apu m n'ala. Onuku Ify ji agba bolu.

Na odumchi sef, unu amaghi na toshman wu crown prince. Yes, a-like-iri m nkwa and a di m ready iku nkwa anytime anyday any style, anyone lipsrsealed

Onweghi ihe nwunye m ga eme. Ahuru m ya n'anya mana awu m oku nkwa. Nkwa ka m na aku. Darfur na agaghari, congy ejidela ya bido mewe ya n'ishi. Infact mosquito taa ya now mosquito ahu ga adi ime 9months. grin

And you otele. Ogba ncha. Igbakala ncha ole taa? Ejikwala medicated soap agba ncha o. Even sef Anya m na ele gi, o di ka igbawala detergent sef. grin
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:12pm On Jun 13, 2012
Cheee!! shocked shocked shocked
Ndi a awuola m n'ala. O di ka unu echefuola onye m wu angry

Ka m chetakwa ra unu. cool
A wu m
toshmann nwa mama
agbusi gbara otele 1
eju n'efe n'elu
anu ana agba egbe . . o n'acho condom 1
crown prince of umumkpi1
the first son of the great ezeala1 of umumkpi, . . . . conqueror of the british empire. 
grandson of ezemkpoto1 of umumkpi
great grandson of eleweukwu1 of umumkpi . . . . hero of the war of attrition of 1849.
great-great grandson of adagaduga . . . founder of the ancient kindgom of umumkpi and leader of the great migration from the land of adigboloja in the valley of zambezi to umumkpi just east of the niger

Onwegi otu nwayi m ji ego m luru ga eshi emegide m n'ulo ke m. Even sef, at this moment, nwunye m n'eshiri m ofe egusi ka m nwee ike kuo ya nkwa tonight.
Awu m akwaaa-akwuru. Anu ana agba egbe o n'ara peppersoup. cool
Nothing mega. Maka ndi iro
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:56am On Jun 04, 2012
Cheeeeeeee!!!!
Adabekee foto a di na profile-u gi agbakaaala m final.
Mbano eeeeee cheesy

Don't worry, ka ruo London ga hichasia Ify Anya Mmiri. Kasiekwa ya Obi.

Cheee. Lekwanu mma o kiss
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:53am On Jun 04, 2012
adabeke12: Mmama ohhh! Nsogbu anouh. Ele otu m ge wete gi?
Haba, a na acho kwanu m acho? Mbanu. Just dabata na Cincinnati , tie mkpu, juo onye obula ihuru maka m, ha ga agwa gi ebe m bi.

Biko ihu nwa agbogho obula ji tattoo Makashia ahu ya, ajukwala ya maka m, and agwakwala ya ebe m bi. Nwa mama achoghi inwu cheesy
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:47am On Jun 04, 2012
ifyalways: Tosh,n'ezie okwu okwa i noticiri na Nwa darfur a hapula m gbafuo.
Ike nwa Darfur agwula m.Oyi na achozi itugbu m.Tosh i ga-abia mere m humanitarian service?
Umu Igbo nma nma nu.
Ala akwupula otele! cheesy
Ifysco, wink
Eji m Nobel prize for womanitarian humanitarian services. Aruola m na WHO, ruo UNICEF, ruo doctors-without-condoms doctors-without-borders, ruo save-the-children, enweghi services m na anaghi enye na bedroom umunwayi di on need.

Esokwa m na the dudes-against-neglect project nke FIFA na EFCC na akwado maka igbochi neglect of umu Oma di ha hapuru ha laa.
Ify, nsogbu gi agwula. Site taa gawa n'ihu, oyi agaghi atu gi ozo. Infact I ga n'enwezi hot flashes 2-4-7. Ukwu gi ahu n'ako gi uko oge obula, o ga awu bow leg soon grin

Dikwa ready. Nwa mama is on da way cool
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:51am On Jun 02, 2012
@adabekee

Umunumo wu nu ebe anu. I shi na window m nyuo mammiri o ga erute umunumo.

Ada bekeeeee cheesy
Nwanyi kacha ibe ya mma wink

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 117 118 119 120 121 122 123 124 125 (of 261 pages)