Toshmann's Posts
Nairaland Forum › Toshmann's Profile › Toshmann's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 112 113 114 115 116 117 118 119 120 (of 261 pages)
Eze Promoe: I ka na ekwu na oburugodu n'odere ya. Ndo, o dolam anya na tosh tiri gi na botulu we kwuchie gi ofumaDaallu nke oma ![]() Ngwa ka kpoo ishi gi na okwute ![]() |
Eeeeeh!!!! Just maka asampete omaricha m ji n'obi m Just maka my Pretty Goretti is the most beautiful. Just maka Anya ufu ha na eme m. Maka a wu m bobo Anya ufu adighi mma. Unu gara far back as 2006 ga buputa letter m dere. 6 years ago Enwere onye nu here wu virgin since 2006? Apart from darfur. Ify, owu ede bere gi letter since 2006? Otele, kedu letter Nile na email ndi I sendiri Amsterdam before the girl agba gi potti? Anya ufu adighi mma ooo. |
Ify adighi m karid. Mana ndi my na ha bi na school di karid. Ha na akpo m wise comarado. Maka na awu m bobo . m na aguru ha egwu; Ime ya mu na gi ga anwu |2x| Imetu okpeke m aka ifyalways: Lol.Ify ifegbuole onwe gi o. Ichoro igwa m na gi na bobo ma how far kpara n'uwa nke a yet you ended up with darfur? Akuko ifo Kedu Darfur m?Darfur gara Izu ncha o ga agba. Toshmann aguru egwu puo. Ayi ga añu ya ayi ga añu ya. Ayi ga añu ya, mmaya si n'elu Fanta nke uwa, n'enye mu worm-u n'afo Ayi ga añu ngwo, ayi ga añu ya |
ifyalways: ekwe nche!Ify, . Ify ![]() M ga ata gi aru o. And I ma ebe m ga ata the aru . Kedu nke wu Akwuna Nwoke? Ordinary nkwa nwa mama na aku, as a bobo, o wu ya wuzi akwunarization of nwa mama? Ify m ga achara ara gi jiri gworo ogwu ego( nwere zuoro pretty Goretti range rover sport 2012) ![]() By the way, Ify okwa gi biri na London nani gi. Nwatakiri nwayi nani ya bi na central London. Hapugodi na ibiela Amsterdam, Barcelona, Athens, Rome, Venice, etc ![]() At least nani Cardiff, na Cincinnati ka m biri la. . and of course calabar ([s] the best of them all, unto azonto with happy ending [/s] ) ![]() |
NRI PRIEST: .nga akpotaalu gi M.GorretiAMA m na owughi Goretti nke m ka unu n'ekwu maka ya ![]() Maka na unu nwaa anwaa metu asa m aka. . . . Hurricane Toshmann ga apiawasa akpa amu unu nile ![]() Onye obula gbawakwa wing ya o. Onye enyekwala m nsogbu mgbe bolu dabatara na wing-u m ![]() Asa m awughi onye eji eti epele. ![]() Goretti wu special sweetie Virus lekwa bacteria buru lawachaa. |
niyi20: Hw does dis change d price of garri in d market.i see this quote in almost every thread. is this the new general question for every issue? |
dopeJemi: u r very very stupeed 4 dis comment. asin wen i say stupeed ehn, i mean u r foolishly stupeedus? really? "you guys"? huh? i understand being a fan of a club but when you say "us" . . i laugh in swahili. you really think those dudes give a hoot about you with your nigerian accent? . . . . support your team, but dont take it personal . . dem no send una . . whether man u, chelsea, liverpool whatever club wey u think say dem include you.when u guys finish fighting and killing yourself, the man utd players, chelsea players, referee, coaches etc will go and collect their pay . .thousands of dollars . . actually pounds. una dey here de fight . . . the other one de wish ferguson death ![]() make una carry this wahala enter joke section abeg ![]() |
ifyalways: Virus nna, biko I buro Akpa amu. Tosh bu Akpa amu.ifykpamulus, ama m na i likiri akpa school umu guys ![]() Umunna, unu a nuru na Patty Obasi a lala nmuo?o dim nwute nke ukwu. I've been playing his songs since morning. O nweghi ihe di na uwa oh, except akpa amu.ewooo, chei, |
achi-nnaa, ugbo wu ugbo o, ogbara empty, ogbara full, movement-i ga adiririla ![]() bikonu, onwere onye hurula adabekee? maka ihe hurricane sandy mega now edoghi m anya. pretty gorretti m by the way, antivirus, onyekwanu ka gi na ya n'ese okwu? iji suwa bekee na aba mba . . . [s]and anyway, biko gwam ete ishi wuru akpa-amu . . . . maka na ebe m bi, some correct chikitos likiri akpa amu too much , agwakwala my darling goretti na m na eme hussle umu chicks cincinatti[/s] |
Thank you nwanne ke m. Ahula m ya. The thing adokashiala but its better than nothing. But faketan, I ma na sometimes this rough rider na emechi the uto di na nkwa. Ya mere m yiri the thing, at some point m yipu ya, then uto "ya" aputa ihe ![]() But anyway, thank you. Ka m gbada downtown. ![]() |
thegoodjoehunt: Match Fixing is worse than Racism]Guy cool down. E be like say u never @topic Why people de vex like this? Abi una wan tell me say na today una sabi say man utd is the preferred club of the FA? |
Eze Promoe: [size=32pt]CHELSEA FANS AND SYMPATHIZERS, GO AND DIVE INTO THE ATLANTIC OCEAN! UNITED ROCKS!!![/size]we no go jump ![]() |
ifyalways: lastic kwa?toshman! Hmmn.anurum na idi elastic, kakwaa aka ka plastic . . . ehee, ifykpamulus . . . . elee ete ishi mara na virus wu akpa'amu? chei, condom mu agwula . . . . . odizi ka owu skin dive ka m ga emezi now . . . . |
[size=18pt]BIG TIME CHEATING IN ENGLISH FOOTBALL IN FAVOUR OF MAN UTD...FROM AND ARSENAL FAN[/size] abeg try learn small english or at least make u dey focus on pidgin engrish . . . . from liverpool fan ![]()
|
ifylastic agaram dayton ime business . . . nothing more. ihu ndi police eji block-uo uzo ee!!! . . even sef ndi marine ji helicopter yichara horror film n'efeghari n'elu n'ele onye obula anya. enweghi onye chiga ochi there. even common troopers sef, ihu egbe ha ji that day ee!! oburugodi triumphant entry into jerusalem sef, nawa o. oge m nu obodo eliza, queen na abia cardiff,laa, onweghi onye ga ama. |
i'll be solomon ![]() 300 wives, 700 concubines . . what more can i ask for? ![]() |
common 30 minutes drive nwa mama si k'omee to dayton i ga choro ego, buruzia 2hrs drive just bc obama biara dayton. ndi uwe ojii akpachie uzo nile eji aga dayton. isi omebiri ya >: omaghi na awu m crown prince >: ugbua that business akuola . . . just like that. anyway, pretty goretti . . . . . . . she's my choice . . . . she's my choice . . . . ![]() |
Ifylacious ![]() Finally ihe m gwara gi maka darfur edoola gi Anya. Gi hapu bobo di ka m, si na o wu darfur amu Mmiri ka gi mma. See? Ntooo ![]() Elee Asa m jare ![]() Toshmann aguru egwu puo . . she's my choice, she's my choice . . . . . |
Nice try tonto dike fans. Guess what, if she wants instant publicity, all she has to do is pose naked somewhere. It costs nothing and she'll be all over the blogosphere. Fact is, she tried to go into music but failed woefully. It's her first attempt though, so she may be forgiven. Though that will be hard Bc first impression has no second chance. But to come here and claim she did it to get attention. . . . ughhh. Try another line. She could sing rubbish but pose naked on the album. Or smoke marijuana. Or say something outrageous about religion. There are a million ways to get cheap publicity. Not by exhibiting some crack voice on mumbo-jumbo song that makes no sense. ![]() |
ND kings u try o Na wa ooo.………….._.---._ ………… '----------- …………/……...…….\ …………\ (@) (@) /. ………….\ . . A ...;. ./. ……………) ....,......,( ……………\ """"" / …………...`. _ .!'.' ……… ……….=. … … .---._.-.=.-._. ---. …… ./ ':-(_.-: :-._)-:` \ … …/ /' (__.-: :-.__)`\ \ … ./ / (___.-` '-.___) '\ \ … / / . (___.-'^`-.___).\ \ . / / .. (___.-'=`-.___).. \ \ ./ / … (____.'=`.____)…\ \ / / … ' (___. '=`.___)……\ \ (_.;……`----'.=. `----'… …;_) ;|| … … ( `.-.=.-.' ) … … ..'||; ;|| … …… \ `.=.' / … ….... ||; ;||………… \ .=. /…… .. …||; ;||…… .-`.`-._.-'.'-… …..... ||; ::\...... ( ,): O O, )…… /:;: |||| … / /'`’--II--'` \ \ ....… ' |||| ‘''''… ' / / … II… ……\ \ … ''''’’ ....../ / …….II………\ \ ...../ /…....(@) … ……\ \ ..../ /…… …… … … … \ \ .../ / …… ……… … …… \ \ ../ /……… …… … …… … \ \ ./.' …… …… … … … …… `.\ .(_)’ … …… …… …… ….`(_) ..\\ ……… ………………… // ...\\ ………… … ………… // ....\\ ……… …… ……… // .....\\ ……… …………. // ......\\ ……………… …// .......\\ …… …………// .......///) ……………(\\\ .....,///' ……… …… `\\\, ...../// …………………`\\\ ....""' …………………… '"" |
ifyalways:Nsogbu adighi, ekwerela m. Site taa gaa n'iru, aga m awu eze ndi igbo 1, nke nairaland. Wurukwa crown prince of umumkpi. E need-iri m 21 virgins ga emeziri m office ![]() |
ifyalways: Toshman, a naghizi m aku nkwa. A choro m iwuzi Rev. Sister.Ala akwupula otele Nke a eeh kwa, rev sister Ify style. Ndi reverend father gbalaga nu o. Maka Ify jam-uo unu, unu ga amuta Angels in the convent ![]() Ify isi na inaghi akuko nkwa. Ihe darfur ogbaala uka? ![]() |
Odenigbo Aroli: Negodi gi sef; I na eme ka aga asi na imaro di "nwada" nyelu threadia "k-leg"...Ify sef..onye bukwanu ya wu nwada? kpoputanu ya maka na umu guys choro iju ya ajuju di serious ifyalways: ^ lol.nsogbu adighi . . . enwere guys here di ready i ku the k-leg nkwa, after the nkwa ya awuruzie bow-leg ![]() ifynkwarinkwa ![]() |
ELEE ASA M? ![]() Pretty goretti m . . she's my choice . . . . egwu you dont like the way she smiles . . not my fault ![]() YOU DONT LIKE THE WAY SHE SPEAKS . . . NOT MY FAULT SHE'S MY CHOICE . . . . . . . . (200X) https://www.youtube.com/watch?v=K18Jo_3VKcQ&feature=related Leave her for me . . . o masiri mu . . |
adaku adamma adaku adamma! adaku adamma atachaala okporoko, hewu chi mu o ![]() ofe owerri m shiri, o mii la ya aka ofe ukazi m shiri, o miila ya aka . . adaku adamma adaku adamma! adaku adamma atachaala okporoko, hewu chi mu o ![]() egwu nkwa ![]() http://www.youtube.com/watch?NR=1&v=DPme9DZGbFU&feature=fvwp |
nigeria ![]() |
It's a wedding thing. I guess The guy was asked to take something from the girls laps. ![]() |
Hypertensive heart disease is not a death sentence. Go find a cardiologist. And not just any doctor, he/she needs a cardiologist ASAP. |
ozuolanu o . . owudi gini sef after all omebeghi ihe judas ischariot mere. osi la unu ndo, gbagharanu nu ya o ![]() asampete m wu ezigbo mmadu. owu mistake ka omere. gbagharanu o. mana kedu ndi si ya gaa tie UNCLEbacteria aka n'obi? ![]() Na ndi oracle of hills and spiders ![]() anya m n'ele unu arujikwala . . ogburu mmadu? ihe nwatakiri kwughere, aga akuziri ya the right thing, oyokwaala mgbaghara, still ndi ufodu choro ka obia n'ulo ha na abali tiri nani panti iyo mgbaghara.ka m nwetekwa unu ![]() |
[quote author=Maria-G]honey m, chi ejiwela o....rapu ndi a biko k'anyi lakpuo....wana feel you touch[/quote]Nkwa time- happy time!!! ![]() Onye obula see you tomorow. Ka m ga somewhere mee something ![]() CAMEROONPRIDE: not at all lolWish u luck Ciao ![]() |
![]() |
Nne hapu ndi ara. Very soon m ga enye ha their medicine because ufodu n'ime ha añubeghi ogwu dokinta si ha ñuo |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 112 113 114 115 116 117 118 119 120 (of 261 pages)






