₦airaland Forum

Welcome, Guest: Register • Login • With Google • Trending • Recent • New

Stats: 3,344,606 members, 8,512,714 topics. Date: Tuesday, 03 November 2026 at 08:31 PM

Toggle theme

Toshmann's Posts

Nairaland Forum › Toshmann's Profile › Toshmann's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 116 117 118 119 120 121 122 123 124 (of 261 pages)

Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:58pm On Aug 15, 2012
ndi anya ufu abiala tongue
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:45pm On Aug 15, 2012
[quote author=Maria-Goretti]gbam! Nna, egwu a atoka, o tokari suga n mmanu anwu.[/quote]owu maka nani gi . . wink kiss kiss kiss kiss kiss
onye obula gere egwu a n'awughi gi . . aga m apiawapu ya nti cool

mana egwu a atokarighi gi. i na ato ka suga etere honey werezia butter nyaa ya n'elu kiss kiss kiss kiss kiss
ichia ochi otua, mkpuru obi esi n'elu ebe ifynkwa kowara ya, gbada . . obi aloruo m ala.
asampete . . there's more to come
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:37pm On Aug 15, 2012
"Maria Maria"
(feat. The Product G&B and Toshmann-Ga'alugi)


Maria Maria
She reminds me of a west side story
Growing up in Spanish Harlem
She's living the life just like a movie star
Maria Maria
She fell in love in East L.A.
To the sounds of the guitar, yeah, yeah
Played by Carlos Santana
Stop the looting, stop the shooting
Pick pocking on the corner
See as the rich is getting richer
The poor is getting poorer
Se mira Maria on the corner
Thinking of ways to make it better
In my mailbox there's an eviction letter
Somebody just said see you later
Ahora vengo mama chola mama chola
Ahora vengo mama chola
Ahora vengo mama chola mama chola
Ahora vengo mama chola
I said a la favella los colores
The streets are getting hotter
There is no water to put out the fire
Mi canto la esperanza
Se mira Maria on the corner
Thinking of ways to make it better
Then I looked up in the sky
Hoping of days of paradise
Ahora vengo mama chola mama chola
Ahora vengo mama chola
Maria you know you're my lover
When the wind blows I can feel you
Through the weather and even when we're apart
It feels like we're together
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:32pm On Aug 15, 2012
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:30pm On Aug 15, 2012
[quote author=Maria-Goretti]nwunye gi, ele etu o mere??[/quote]alubeghi m nwanyi . . . uhm . . . mu na nwunye m mere divos . . . embarassed

mana a wu m bobo . . cheesy . . . . and ahu na eme m irukwuru-irukwuru sad
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:55pm On Aug 15, 2012
[quote author=Maria-Goretti]Nna, onwekwara obere nnunu gwara m na ahu adighi gi, m si ka m juo gi, kekwanu etu o si eme gi?[/quote]O na eme m irukwuru-irukwuru. cheesy doctor m si na ogwu ya di umu agbogho n'aka(n'ukwu) wink

Mana tupu ga aza nke ahu, kekwanu ka nwunye gi mere?
Uhm. . . uhm . . . . Uh oh . . . . Isi gini?
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:25pm On Aug 15, 2012
[quote author=pres-elect]@toshnwayi angry
Wepu Anya ebe Ify nu. Agwalam gi o. Onye asikwala na a warn-ughi m gi[/quote]Taa mechie onu. Igaghi anyu nshi.
Ogba ncha grin
My love huru m n'anya. N'eche m. Nwanyi Mara mma ochetula gi mbu? Correct asa? Obughikwa madam ahu na ere tomato na azu stadium west-ham!!! tongue
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:21pm On Aug 15, 2012
[quote author=Maria-Goretti]lol, o nna, i si ka i puta. Otego anyi ji eche gi.[/quote]I na eche m kemgbe cheesy. Chei! Angel ndi mmuo-ozi send-iri just for me kiss
Echeela m gi for 70yrs. Mana taaa azago ekperem. You will wait no more Asa m. kiss kiss

Toshmann-Ga'alugi agbanweela nu oo. Asa na eche m, m na eche Asa.
Toshmann-Ga'alugi+Maria-Goretti=Toshria-Ga'aretti grin

Love egbuonu m ooo.

Ify, m na abia taa
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:54am On Aug 15, 2012
Meanwhile ifynkwa, nkea aputaghi na igaghi emeda irukwuru-irukwuru a n'enye m nsogbu cool
A wu m bobo. Anu Ana agba egbe o na acho condom
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:50am On Aug 15, 2012
Hey shocked shocked
Gini mega ebea? Ole ndi Ji aha m agbaga ashiri? Unu ka n'emerem Anya ufu, maka na awu m bobo cool

Ifylacious how far cheesy ahu ka n'eme m irukwuru-irukwuru!! grin

Mbano eeee shocked.
Brand new Asa nwa shocked onu mmanu añu,
asampete-2012 model
Maria-Goretti kiss chei, nani aha gi a na agwo hypertension. Lekwanu smile o. Ala agbabiela nu oo
Maria, I will marry you at all cost cool ihe choro ime echi, ya mee taa kiss
Gbuonum, o wu mu na Maria-Goretti.
Inshort from taa, aha m wu . . . .
Toshmann-Ga'alugi cool
Politics › Re: AFRICAN UNION: Instrument Of Imperialist Rule - By Thomas C. Mountain - 2012-05 by toshmann(m): 12:41am On Aug 15, 2012
africa9: somalis never were enslaved


u ugly niggggggggers should get a life
If the current status of Somalia is not slavery, in this 2012, then you need a psychiatrist grin grin

Dude. You guys are so pathetic and chaotic on top of extreme poverty, hunger, bondage, disease etc etc etc.

Uughhhhh grin grin

Honestly you deserve pity, I shouldn't be laughing at my fellow human beings bc they are in painful penury.

Cushiti( who even knows of this grouping?) you ain't white, "you ain't black", you ain't Arab, you ain't middle eastern, ou ain't Asia or native American . . . . You are confused. . . . . . and hungry grin
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:26pm On Aug 12, 2012
ifyalways: Elos hellllo. Anya? Kedu ije?
A ghotaghim ihe adabekee na esoghari achi n'ike hapu blankpikin o kwesiri iso. Achi e mere gi e touch-and-follow, Ada?lol
achi, adabekee wukwanu Ada mbano o. Dikwa kiaful ihe obula ichoro ime ya or else. . . angry

On second thoughts, achi Biko the touch-and-follow o ka foduru? Biko nyetu m small ka m mee Ify. wink ihe a adila too much. Irukwuru-irukwuru a grin
Toshman, get thee behind me.
Ifylacious o wu m ka Ina asuru bekee nke a? Anyway, ka achi nyegodi m touch-and-follow ya. wink
Ify de babe kiss. Ifysco okwa Ina na idi too sweet and hot. No blame me o. De thing jide m anaghi m ezo onu m.
Ifynkwa ifynkwa HOTifytic Ify cheesy
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:00pm On Aug 11, 2012
Ndi iro m abiala embarassed

Odumchi, a wu m akwaa-akwuru. Nothing mega
Politics › Re: AFRICAN UNION: Instrument Of Imperialist Rule - By Thomas C. Mountain - 2012-05 by toshmann(m): 3:57pm On Aug 11, 2012
Somalia is a classical exhibition of absolute chaos, political entropy, religious extremism, extreme poverty, self loathing, hunger, disease and socio-economic melancholy.
It gets worse when the few "educated" ones would rather fool around than seek ways of helping thier country.

This ex pirate that has lost his source of income is venting his spleen unashamedly here grin

Hope he got his tea and bread? wink
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:35am On Aug 11, 2012
[quote author=pres-elect]Toshman hapuru m nwunye m. Nwunye m ka I na akpo ifylacious ifynkwa ? Nwunye onye ozo? Ujo atughi gi?
Aga m agwakwa nwunye gi na izuzuwala ozo. Ka o Nara gi laptop gi, kpochie gi na room for one week grin

Ahu na eme gi irukwuru irukwuru okwa ya?
Uchu[/quote]Onye Gwara gi na Ify wu nwunye gi? Ify wu Ada di Ora mma cheesy
Ify o wink.
Ifylacious HOTifytic ifynkwa wink. Ify bia kuo m nkwa Biko. Ahu ebidola mewe m irukwuru-irukwuru
Politics › Re: AFRICAN UNION: Instrument Of Imperialist Rule - By Thomas C. Mountain - 2012-05 by toshmann(m): 3:31am On Aug 11, 2012
Pls could somebody give this Cushitic Somali some bread and a cup of tea? . . . . . .and pls don't forget to add sugar to sweeten the tea. He must be hungry.

Poor child.
Sports › Re: USA Vs Japan : Olympic Women's Football Final (2 - 1) On August 2012 by toshmann(m): 8:54pm On Aug 09, 2012
mukina2: tosssssh!!!! :cool
Mukyyyyyy kiss kiss
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:50pm On Aug 09, 2012
[quote author=pres-elect]So upon ihe Nile m kwuru, eze umunwayi na ndi nga ya ka na efeghari n'akuku Ify m angry. wink
Ify is occupied . Umuafrika Ify adighi single. Ndi choro breastfeeding, gaanu luo nwayi.

Ify nke m o kiss odimn'obi oge ncha kiss
Asampete nke nani m. Ify nwa mma. Biko egekwala ndi ara nti. Odika toshnwayi aputala from children emergency. Ogbakeela. Aga m efe ya ogwu ozo. This time nwunye ya ga akpochigide ya n'ulo for one month grin
Ogaghi enye gi nsogbu ozo.[/quote]Darfur igaghi anyu nshi.
Noro there, ifynkwa likes my style cheesy

Ifylacious ifynkwa cheesy
Sports › Re: USA Vs Japan : Olympic Women's Football Final (2 - 1) On August 2012 by toshmann(m): 8:47pm On Aug 09, 2012
fredoooooo: you no get any nigeria cousin abi ...... SMH , success get family well well o grin grin grin grin
She has a Naija husband! smiley
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:54am On Aug 08, 2012
Elos,
Nwanne ke m. Olia? Nwa mama ka di ndu o. Biko gwaram Ify si ya nwete de ara maka week-i ara oñuñu. K'anyi Mia de thing final. Ihe m ji like-ia Ify wu na ara ya anaghi Ada-Ada. The thing kwu oto ka paw-paw. But nwa mama Mia that ara eh! It will never remain the same cheesy

Ify anyi juru eju choro imi ara ebe a o. Exclusive breastfeeding. grin
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:49am On Aug 08, 2012
ifyalways: toshman!
I ga aga ulo mkporo n'oge na adighi anya courtsey of Nwa Darfur.
Darfur agaghi anyu nshi cool mana o wuru na umuoma nu na de mkporo, nwa mama dikwa ready i-taste-i nkwa umu mkporo. cheesy
Mana tosh, aha ndi a I na-akpo m ji style a masim. Wish no owu Nwa Darfur na-akpo m ya. tongue
oteela m jiri gwa gi na darfur amaghi ncha wu ncha. Bia Ify, adi m hot, and ahu na eme m irukwuru-irukwuru. wink
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:32pm On Aug 07, 2012
ifyalways: Achi,Tosh,Odumchi na ndi Nile na-acho m okwu directly and indirectly na nro na ife,aha m bu azu anu uka. cool
A ka m ji oru na-aka.oru inye nwa Darfur ara.anyi ga ahu later. tongue
Chei,O di m ka this brea.st feeding week a gwukwana. Nwa Darfur has been shocked kiss lipsrsealed tongue
Oso ndi,owe ndi.lol

Odunnu ele gi? I nyegakwa baby ara?
Umu Igbo biri nu.
ngwanu azu-anu-ka ify ngwa wetazianu the azu anu ka m tawa ugbua cheesy
enweghi nke m na anaghi eri. nke-iru-ka o, azu-anu-ka o, nke obula inwetara, toshmannn nwa mama di capable and committed cool
just make sure na atara m ihe guga m . . and amakwa m na the thing n'agukwa gi wink grin grin grin grin
ifysco ifystic ifynkwa cheesy cheesy
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:09am On Aug 07, 2012
Ifysco ifynkwa cheesy
Imewela as if inughi ihe n kwuga. Bia nye m ara ka m ñuo sharp sharp, Biko. Ayi nu ara oñuñu week. wink
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:22pm On Aug 06, 2012
ifyalways: Umunne m happy world b.reastfeeding week.
A gam adabata n'ogbo fully mgbe e mechara izu uka ara first.
Till then, Udo chia!
Ify bia nye m ara m'añuo cheesy onweghi onye o n'egbu cool

M ñuchaa de ara m daba oru condom. Ujo adighi. O wu ndu bobo smiley.
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:02pm On Aug 04, 2012
o wu m. bobo nkirisi cool akwaaa-akwuru.

anu ana agba egbe o n'ara peppersoup cool

adighi m abuo. kama m ga anwu, ka m tuwa ify ime cheesy ya amuta toshkid wink omuchaa ya m gbafuo lipsrsealed
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:16pm On Aug 03, 2012
toshmann nwa mama ka di ndu.
a wu m bobo cool anwu-anwu. nothing mega. kama m ga anwu, m tuwa ify ime, bo ya darfur grin . . as onuku o wu cheesy

awu m anu ana agba egbe o n'acho condom cool
eju n'efe n'elu. akwaa-akwuru.

ana m agbadata london next weekend. (in disguise, maka ndi nile chega m, bad ebe ahu cheesy)
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:46pm On Aug 03, 2012
shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked

even otele sochakwa n'agba de ashiri angry otele mgbeke, is anyi mee onwe anyi expose now? angry
eeh? okwa ikwusila iga amsterdam? isi m gwa ha why? gini mere kemgbe afo abuo, ahu ajuola gi oyi na london? onye apari . . .

and darfur sef, amaghi ihe ify na darfur mega o. biko juoro nu m ify, kedu ihe darfur mega na london? ihe m ji na aju wu, mu na darfur biara london the same year. aguola m school puta, gawa amelika, luo nwayi, n'akukwa nkwa m 2-4-7 cool . . . darfur ka nu school. bikonu, juoronu m darfur, oguga cambridge ka owu Phd ka ome ga na obodo eliza? grin
Education › Re: Is University Education Overrated? by toshmann(m): 9:41pm On Aug 03, 2012
my opinion:
it was overrated . . . . now it's getting underrated. in today's world, university education means little to nothing. experience counts more. go try looking for a job with some papers called degrees. i wish you luck. but go with a resume packed with experience, hope dey.

best way to get a university education, especially for those who want to study abroad, get an experience in the field first. e.g, if you want to study computer science abroad, and make a career out of it, first get computer exposure in naija, then get a computer based job with experience, then after sometime, go abroad and do your masters/phd whatever,

but if u just carry ya arse into europe or US, study finish come wan find job with mere degree in this recession . . . grin . . . you will need the combined forces of tb joshua and high class marabouts to have any iota of hope to succeed cheesy
Health › Re: Help. My Right Eyes Aches by toshmann(m): 9:32pm On Aug 03, 2012
Booty4me: tHanks fellassssssss........... tosh am good now,thanks for your insight it really helped wink wink wink.... @blank am here ooo grin grin grin grin
my pleasure cheesy
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:28pm On Aug 03, 2012
etihiem!!!!!!1 e-ee-ee--etihiem!!! aaaa . . . e-e-e-etihiem!!!!!
ahulam ihe nile ndi ashiri ji aha m agbaga ngaa angry . . . . .
ndi nile n'emere m anya ufu . . . . maka na awu m bobo cool ma ndi jiri m seeee cartoon network . . . ahula m ihe nile unu mega. mana ihe m nwere ikwu wu, munwa wu toshmann nwa mama . . . a wu m bobo, from far back to etc awu m bobo. tongue ndi asiri agaghi awu bobo tongue

ify biko hapu ndi aguru dika darfur. and by the way, anuru m na somebody choro ilu adabekee ebea angry . . . onye owu wukwanu onye? o jukwara ajuju? ojikwa ego? omakwa ncha wu ncha? okakwara aka? ozata ihe ndi a ee, ya biazie ka nwa mama nye ya the final assesment tupu ya agawazie mbano ime ihe okwesiri ime.


eheee, cheesy maka egwu lympic nke na eme na london, unu nakwa ele ndi volibolu mgboto(beach volleball) cheesy . ndi ahu agwula ndi m lega na egwu lympic nke afo a grin onye na-like-ghi ya gaa kpoo ishi na trailer grin m lechaa ndi mgboto, m ji style dapu n'abali, gwa nwunye m na m choro i ga zuru ogwu, daba downtown ga choo emergency mgboto cheesy cheesy maka nnaa, style ndi mgboto a ji aku de thing nwunye m agaghi ekwe ime style ahu grin . . . ifysco cheesy okwa ighotara ihe m mean-iri wink
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:46am On Jun 29, 2012
ifyalways: E kwetaghi m na ibu onye ofuru na site a mana ya dibagodi.Gini ka i choro ime maka oyi na atu m?
A nom anwu tea na akpuru-achia(kai kai) iji mee ka ahu kpo mu oku kama o naghi achu de oyi.Ofu ukwu na anya m di na uzo london(ulo pres elect) while ukwu na anya nke ozo di na ohio(ebe ke Toshman). Onwe nwe m nyere m aka. tongue
Wepu ukwu na ulo pres elect before landlord ya abia gbajiri de ukwu. Darfur akwubeghi rent kemgbe onwa ato. Bia Ohio ka m tie gi igba. Nwunye m ga ala weekend na nke mma ya na new York. Nani m ga anu n'ulo. Bia Biko mee osiso. Ahu na eme m irukwuru-irukwuru wink
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:38am On Jun 29, 2012
Blackpikin wu GM gateman na bank.

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 116 117 118 119 120 121 122 123 124 (of 261 pages)