Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,951 members, 7,817,793 topics. Date: Saturday, 04 May 2024 at 07:50 PM

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. - Culture (8) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (21885 Views)

Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (5) (6) (7) (8) (9) (10) (11) ... (13) (Reply) (Go Down)

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by eunisam: 5:47pm On Jan 22, 2015
honourhim:


hahahaha,,,nwannem. O nwere ike i gbanwe o.
acho gim ya. Arusi ona eje uka?
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 5:48pm On Jan 22, 2015
Obiageli come and defend yourself you claim to be an Igbo, come and prove yourself.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by thaoriginator: 5:48pm On Jan 22, 2015
BrokenTV:

See as this imporstor is murdering my language: I bu nnukwute ofeke
bros, abeg teach me na
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 5:51pm On Jan 22, 2015
thaoriginator:
bros, abeg teach me na
So you now want to learn.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Dbboy(m): 6:16pm On Jan 22, 2015
Ifa emegom kam choputa na ndi ofe bu nsobu obodo anyi bu Nigeria. Ko unu afuru otu eba siwere da juu. Odika anyi ga ne si otua agwa oweanyi okwu. Ka chineke were onodu ne ime anyi.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Ajekpakororo: 6:19pm On Jan 22, 2015
Buhari bu onye ji vote m.GEJ bu nno onye nzuzu.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by castrogee(m): 6:20pm On Jan 22, 2015
I'm very impressed with the replies I get on this tread.. We all must work to ensure that Ibos get their due place in the nigerian politics, after all we run the economy and we have all it takes to advance our course. Buhari in no way represents our interest, that guy is a pure jihadist and over our dead bodies will an aboki rule us. Ndigbo ka anyi kwado ochichi Jonathan na oga abara anyi uru.

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 6:32pm On Jan 22, 2015
quid:

Nwanne m. A di m mma.
E ji m n'aka na ife n'agara ezinulo gi siriri werere.
adikwa m ok ezigbo nwannem
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 7:06pm On Jan 22, 2015
Ajekpakororo:
Buhari bu onye ji vote m.GEJ bu nno onye nzuzu.
All these impostors writing rubbish go face your people we are holding kindred meeting.

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 7:17pm On Jan 22, 2015
KwoiZabo:


Bia kedu onye kpobatara, efulefu ndi a ebea?

Anyi na asu asusu anyi ha na asuru anyi bekee

oburu na unu amaghi a su asusu anyi, zuzu puo ni ebea ozigbo ozigbo.

Akataogheri gasi, unu na adi isi ka Osibanjo

Ifuro afa ha Osibanjo, Obasanjo, njo njo. Adeniyi Olaniyi, ilaniyi ilaniyi.

Otu osina di, kam zaa onye a kporo onwe ya ccollins.
@ccollins Onye nzuzu ka ibu, Buhari na edebe ihe edere na iwu, owee banye Army na ewetazughi akwukwo.
Imaghi na aka azu di ndia na obara. Amurum na ugwu awusa, mbie abeahu afo iri abuo na iteghete. Ndia enweghi isi na mmadu.




EVEN VICTOR BANJO , OBASANJO ,OSIBANJO ETC ETC......../ cool

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim: 7:22pm On Jan 22, 2015
Obiageli kedu ebe i no? Bia suo igbo ka anyi nu.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 7:26pm On Jan 22, 2015
Chai! Threadi a di kwa ezigbo uso o
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 7:27pm On Jan 22, 2015
Arusi okija, ke kwa nu?
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 7:29pm On Jan 22, 2015
Hhahhahahhahahahhahahhahahahahhahhahahahhaaaahhahahhahhahahhahahahhahahahhahahhahahahahhahahhahahahahahahhahahahha

Biko kedunu ihe onye Ofeaa na akodi ihe nkaa bikonu


thaoriginator:
Nnwane, Buhari igwe nigeria cholo... Buhari odikwa president daluu ego.. Onyi nmiri.. Vote Buhari.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 7:32pm On Jan 22, 2015
honourhim:
Obiageli kedu ebe i no? Bia suo igbo ka anyi nu.

Hapu nwa nkapi anwa, ya na bierem na omenkata, umu anuofia agboro ofe mmanu turu ime fa.

Kama buhari ga achikwa obodo a, uwa mebie!

Nkiti nabo. Mmadu anozikwa n'ulo ewu were muo na ogbiri

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 7:32pm On Jan 22, 2015
asadike:
Arusi okija, ke kwa nu?

Ada di mma udo di, Ada na eri ukwu anu, Ada Ozogo bina Ugwu, Ada mara abuba, Ada na emem Obi polina polina
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Faun(m): 7:33pm On Jan 22, 2015
E nwelo ivhe yi ime n'enu uwa nkea y'emem atunyelu ekwensu awusa anwa vootu mu.

5 Likes 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 7:34pm On Jan 22, 2015
Faun:
E nwelo ivhe yi ime n'enu uwa nkea y'emem atunyelu ekwensu awusa anwa vootu mu.

grin cheesy
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shizzle11(m): 7:36pm On Jan 22, 2015
chukwu ekwekwena ihe ojo. Buhari na ndi igbo enwero mmeko cha cha. ya ga chia umu efi ya di na obodo ya na daura. anyi achoghi ya

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Faun(m): 7:37pm On Jan 22, 2015
thaoriginator:
Nnwane, Buhari igwe nigeria cholo... Buhari odikwa president daluu ego.. Onyi nmiri.. Vote Buhari.

Ovhemmanu!

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Abagworo(m): 7:43pm On Jan 22, 2015
Achorom Buhari maka odinma ala Igbo dum na ala Nigeria. Anyi atago konkri n'aka nwoke mbamiri na amaghi otu na abuo.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 7:46pm On Jan 22, 2015
Abagworo:
Achorom Buhari maka odinma ala Igbo dum na ala Nigeria. Anyi atago konkri n'aka nwoke mbamiri na amaghi otu na abuo.

Ifeajuna, lekwanu fa. Ndi anyi na aria na ala igbo.

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 7:53pm On Jan 22, 2015
Abagworo:
Achorom Buhari maka odinma ala Igbo dum na ala Nigeria. Anyi atago konkri n'aka nwoke mbamiri na amaghi otu na abuo.
Maka odima ezinuno gi na Rochas obulu maka ndi Igbo.

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Abagworo(m): 7:54pm On Jan 22, 2015
Arysexy:


Ifeajuna, lekwanu fa. Ndi anyi na aria na ala igbo.

Gwa onwe gi eziokwu. Nwoke mbamiri choro ime ka egbue ndi Igbo n'ala ugwu site na ime rigging. Chi amamkwe ka echiche ya me. Anyi nwere ihe na mpahara Nigeria dum and anyi kwesiri ime ka udo di na ala Nigeria ka anyi nwe ike n'azu ahia anyi n'udo.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Faun(m): 7:55pm On Jan 22, 2015
Arysexy:


grin cheesy

Kitaa ka'i y'amazi onye bu onye.
Nwata obula kpoo onwe ya nwa Igbo, ma gaa tunyelu ekwensu ugwu anwa vootu ya, malu n'obu onye iro.
O bulugodu na obi adilu ya mma ebe onye ochichi naijiriya (onye mbammili 'Ebele') no, o yi ika mma ya nolu n'ulo ya ubochi a n'atu vootu, kara ma o gaa tunyelu ekwensu ugwu ('Okechukwu') anwa vootu ya. Makana i tunyeraana ya vootu gi, i bu onye iro!

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Abagworo(m): 8:02pm On Jan 22, 2015
Faun:


Kitaa ka'i y'amazi onye bu onye.
Nwata obula kpoo onwe ya nwa Igbo, ma gaa tunyelu ekwensu ugwu anwa vootu ya, malu n'obu onye iro.
O bulugodu na obi adilu ya mma ebe onye ochichi naijiriya (onye mbammili 'Ebele') no, o yi ika mma ya nolu n'ulo ya ubochi a n'atu vootu, kara ma o gaa tunyelu ekwensu ugwu ('Okechukwu') anwa vootu ya. Makana i tunyeraana ya vootu gi, i bu onye iro!

Ka m jua gi. Jonathan o bu onye Igbo? Jonathan na ndi be ha mere ndi Igbo sabo na Biafra. Ha ka ndi ugwu njo.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 8:05pm On Jan 22, 2015
[s]
Abagworo:


Gwa onwe gi eziokwu. Nwoke mbamiri choro ime ka egbue ndi Igbo n'ala ugwu site na ime rigging. Chi amamkwe ka echiche ya me. Anyi nwere ihe na mpahara Nigeria dum and anyi kwesiri ime ka udo di na ala Nigeria ka anyi nwe ike n'azu ahia anyi n'udo.
[/s]

Chaa n'uzo ka m fu ndi bu mmadu biko.

Once bu buhari? Ekwensu umu almajiri ji maka ya were gbuo otutu umu igbo? Anya adikwa gi mma?

Zuzuru si ebea puo, ka ndi igbo karia uka

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shizzle11(m): 8:09pm On Jan 22, 2015
asadike, asandigbo nji eme onu, i buro ezigbo mmadi'o. Kedu ih mere na ikporo afam ngbe threada bidoro?.

Umuada priscaoge, ammyluv2002, Gentlemimi, juliaann, chimkaire, ifyalways, ignis, peppyluv02, bia nu ebe'a

GEJ ka anyi ga eso cheesy

8 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shizzle11(m): 8:11pm On Jan 22, 2015
Abagworo:


[s]Ka m jua gi. Jonathan o bu onye Igbo? Jonathan na ndi be ha mere ndi Igbo sabo na Biafra. Ha ka ndi ugwu njo[/s].
Mechie onu gi osiso. Onye asi di ka gi

Jonathan aburo onye igbo, mana o bu yanwa ka anyi choro

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Faun(m): 8:15pm On Jan 22, 2015
Abagworo:


Ka m jua gi. Jonathan o bu onye Igbo? Jonathan na ndi be ha mere ndi Igbo sabo na Biafra. Ha ka ndi ugwu njo.

Ebele abulo onye Igbo.
I si ndi be Ebele melu ndi Igbo "sabo"? Ndi be Buhari GBULU ndi Igbo! Ndi Igbo n'enwelo ivhe fa melu. Oke, okolobia, ndi nne, umuazi, umuagbogho, fa ncha!
Kedu nke ka njo?

I mana afo 1966, Buhari si be ndi soja ya no na Abeokuta, jee Lagos, igbu ndi Igbo?
Jee guo maka ivhe melu Lieutenant Godson Mbaebie na ezi n'ulo ya. Buhari gbulu fa ncha!

E nwelo ivhe y'emem atunyelu ha vootu mu.

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shizzle11(m): 8:16pm On Jan 22, 2015
egift:


[s]Aligbo ga kwado Mazi Okechukwu Buhari. Ihe gbasara Ndigbo na emetu Buhari na obi.

SING: Buhari, Buhari, Buhari ka anyi ga eso, ma ona eje-eje, ma ona alo-alo, Buhari ka anyi ge eso![/s]
Nwokem aru adikwa gi? Biko kedu onye mere gi ihe nkea, ka anyi je yo ya mgbahara?

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eziachi: 8:20pm On Jan 22, 2015
asadike:
Achoghi mu ya. Nwoke ahu afuruo ndi igbo na anya ma ncha.
Gwam Ihe omere, nke gosiri na ohughi Ndigbo na anya ma ncha?
Gwa anyi okpurukpu ihe, owughi asikwa asikwaghi onye ozo dere na internet.

(1) (2) (3) ... (5) (6) (7) (8) (9) (10) (11) ... (13) (Reply)

Culture; Unclad Reed Dance In Swaziland Pics / How Funmilayo Ransome-Kuti Sacked The Alake Of Egbaland In 1949 / Ahmad Bamalli's Installation As Emir Of Zazzau In Pictures

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 32
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.