Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,152,735 members, 7,817,018 topics. Date: Friday, 03 May 2024 at 11:10 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292393 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (105) (106) (107) (108) (109) (110) (111) ... (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by salam001(m): 9:16pm On Jan 08, 2013 |
Pls my people,what does flavour Nabania mean by 'ukwu were nti"? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:01pm On Jan 08, 2013 |
ifyalways:Ify Onye ara, darfur ji Anya aguru ga rie nri emere maka umunkita na Umu nwa mba (cats). Darfur agaa tesco hu ihe a de thing agbaa cheap darfur azuru nri Umu anumanu ga rie, gi bia ugbua ikwu chi mmadu nti Bia London bia kporo darfur lawa now before ya awuo ihe ozo. Otondress |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:06pm On Jan 08, 2013 |
ifyalways: Agaba, ochi adighi ato m.Taa, Onye na ekpere nwa mkpi ekpere. Ka makwa m gaa royal oak ga ñuo mmanya m ñuchaa de mmanya m bia suwa in tongue unto mmanya levels The thing gbakee darfur alleliua, de thing a-work-ughikwanu unu ediwe nu ya. Afterall kedu uru darfur bara na uwa nke a sef. May be darfur jiri maka congy gaa ulo Akwuna ga Dora oria obiri na Aja ocha. Chei, darfur alaala o. Ify ga mekwaa test o |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 10:07pm On Jan 08, 2013 |
agabaI23: Bia ATM chic,account gi na-acha mme mme |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by xtgozie(m): 10:34pm On Jan 08, 2013 |
Nmadu anokwa ebea? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:47pm On Jan 08, 2013 |
ATMC: account gi na-acha mme mmem tinye card m ochawa ndundu. O m tinyewa? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 12:20am On Jan 09, 2013 |
ATMC: lolkedu nke ima?Thunder and fire ministry E dey happen ministry Sharp sharp centre for God's miracle ministry Fire for fire ministry etc etc. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by britneykyute(f): 12:37am On Jan 09, 2013 |
Unu na emake ♍ ochi |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:33am On Jan 09, 2013 |
britneykyute: Unu na emake ♍ ochiO-o-ya o, Britney-de-Brit Nne kedu? Awu m nwanne gi Nwoke agabaI23: m tinye card m ochawa ndundu. O m tinyewa?Taa weputa ya!! ichoro ituwa nwa mmadu ime D xtgozie: Nmadu anokwa ebea?Anyi nu ya. Asi na I wu fine girl i gara ahu that anyi juru ebe a nyafu nyafu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 6:27am On Jan 09, 2013 |
Eze Promoe:i alternate all, lwkmd! agabaI23: m tinye card m ochawa ndundu. O m tinyewa?mba etinyena because oga e sieze your card till 2050 |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 7:05am On Jan 09, 2013 |
ministri m na ru oru site na my siggy, ndi bu new convert ebea, ekelem unu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 7:25am On Jan 09, 2013 |
Ekene m unu op...ndioma nji eme onu. Olee way unu? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:45am On Jan 09, 2013 |
ATMC: i alternate all, lwkmd!mba etinyena because oga e sieze your card till 2050 Nkanwa kachazi mma. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 8:19am On Jan 09, 2013 |
agabaI23:mba o, okaro mma chakwa! Ka ndu m nwee peace biko |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 8:19am On Jan 09, 2013 |
Maria-Goretti:hey sugar |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 8:46am On Jan 09, 2013 |
Maria-Goretti:zebem o, na nno ezem |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 9:09am On Jan 09, 2013 |
ATMC: hey sugarasaazu...olee way? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 9:11am On Jan 09, 2013 |
Eze Promoe:na ebekwa? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 9:19am On Jan 09, 2013 |
agabaI23: Bia ATM chic,guy man Onye a bukwa mbekwu(tortise) aka ji eji. maka ndi uta! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 9:32am On Jan 09, 2013 |
britneykyute: Unu na emake ♍ ochinne show ur face ka anyi mara ur level. *this year agahim achu anyhow nwanyi* |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 9:51am On Jan 09, 2013 |
xtgozie: Nmadu anokwa ebea?Mba! O ndi mmuo juru ebe a! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 10:10am On Jan 09, 2013 |
Eze Promoe:lol, o na ezezi say wetin happen na?d babe kariri okwu o kotere so no need for d ozize Maria-Goretti:way bu so mma? Kee kwanu achi4u: guy mani biakwa! How? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 11:06am On Jan 09, 2013 |
ATMC: nwa bu so mma? Kee kwanuanom ya o...onyenkuzi kam wuzi. No be small task o! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:06am On Jan 09, 2013 |
ATMC: mba o, okaro mma chakwa! Ka ndu m nwee peace bikomba I ga-alike ya. Eziokwu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:08am On Jan 09, 2013 |
achi4u: guy manNna olekwanu nke bu mbekwu? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:48pm On Jan 09, 2013 |
Mbe kwu wu mbe. Ndi mbano nakwa akpo ya nnabe Baby na sugar-sugar o. Asa nwa bu peke m peke m ya Ada-Ada MariaTeacherTosh Nne bia kuziere m lovingitis |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 4:06pm On Jan 09, 2013 |
toshmann: Mbe kwu wu mbe. Ndi mbano nakwa akpo ya nnabeokwa biology kam na akuzi o.... |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 4:43pm On Jan 09, 2013 |
Maria-Goretti:o mba mmiri ka i no? Maka ama m na-ndi a na-etinyekari mmadu na teaching. agabaI23: mba I ga-alike ya. Eziokwurapu m aka biko |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 4:51pm On Jan 09, 2013 |
ATMC: o mba mmiri ka i no? Maka ama m na-ndi a na-etinyekari mmadu na teaching.mbakwa o! Okwa mba ofe mmanu. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 4:56pm On Jan 09, 2013 |
Maria-Goretti:Echetaram mgbe m no n'ulo akwukwo, my very best topic in biology was 'reproduction', ndi ozo buzi ogologo okwu n'uka mgbede |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 5:01pm On Jan 09, 2013 |
Maria-Goretti:Chai! God's grace you hear? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 5:26pm On Jan 09, 2013 |
Eze Promoe:onye iberibe....smh |
(1) (2) (3) ... (105) (106) (107) (108) (109) (110) (111) ... (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 25 |