Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,154,739 members, 7,824,122 topics. Date: Friday, 10 May 2024 at 11:39 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (107) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (293217 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (104) (105) (106) (107) (108) (109) (110) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 8:08am On Jan 07, 2013
agabaI23:
I na-ezu ori nwoke m?
Abughim onye ori, abum nkita na enwe ndi. Amam na m ga ta okpukpu nke kachasi wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by salam001(m): 10:02am On Jan 07, 2013
In my dialect
ihe/ife - ishe
ihe a/ife a - ishe na dikiri inini
zuzuru gi si eba puo - so kwuru gi si ebea puo
kedu afa gi - kedu aha gi
I love my Idemili dialect,More to come
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 1:05pm On Jan 07, 2013
salam001: In my dialect
ihe/ife - ishe
ihe a/ife a - ishe na dikiri inini
zuzuru gi si eba puo - so kwuru gi si ebea puo
kedu afa gi - kedu aha gi
I love my Idemili dialect,More to come
LIKE
nodu ala - dooru ana
ihere - ishiere
ahihia - ashishia
aghotayim - aghotahom
ma nta ma imo (my grandmother says it as 'ma nta ma omoroko')

Which part of Idemili are you from?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by salam001(m): 2:28pm On Jan 07, 2013
Eze Promoe:
LIKE
nodu ala - dooru ana
ihere - ishiere
ahihia - ashishia
aghotayim - aghotahom
ma nta ma imo (my grandmother says it as 'ma nta ma omoroko')

Which part of Idemili are you from?
idemili south,ALOR to be precise
its only the old ones that speak the dialect,young ones are Onitsha-lised,everybody want to be heard speaking "ife"
i remember my granny used to call my brother "Ishieanyi"(ifeanyi),we would laugh and think she dosent know the name
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 3:04pm On Jan 07, 2013
you guys like to shun pesin abi? angry mschewwww
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:33pm On Jan 07, 2013
adabeke12: you guys like to shun pesin abi? angry mschewwww
adabekee emeghi m gi shun kiss emere m gi notice, cheesy
i ga alum wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:13pm On Jan 07, 2013
Ha shocked

O putara na i choghizi Mariott? cheesy Ngwanu,Achi or Eze P ga-aba set ugbu a i mere onwe gi exclude.

Faketan na Tosh angry
AdablackPikin,onye na a-shun gi? kiss Asa BlackPikin cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 9:32pm On Jan 07, 2013
Biko, onye ga akowalam ife na- eme ebea ka m ghota maka na nke a bu izizi m na- ahu eriri a
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 9:36pm On Jan 07, 2013
salam001: idemili south,ALOR to be precise
its only the old ones that speak the dialect,young ones are Onitsha-lised,everybody want to be heard speaking "ife"
i remember my granny used to call my brother "Ishieanyi"(ifeanyi),we would laugh and think she dosent know the name
Hehehe! Ebe Chris Ngige si cool I bu onye agbataobi. Onye Nnobi kam bu! cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 9:39pm On Jan 07, 2013
ATMC: Biko, onye ga akowalam ife na- eme ebea ka m ghota maka na nke a bu izizi m na- ahu eriri a
LMAO @ eriri grin Mu onwem, adim surprise ifu gi ebea. ATM card, so i bu onye Igbo? shocked
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 9:47pm On Jan 07, 2013
Eze Promoe:
LMAO @ eriri grin Mu onwem, adim surprise ifu gi ebea. ATM card, so i bu onye Igbo? shocked
eze na wa to you o, ojikwa gi o, i na akowa na ifubeghi ebe m na- asu igbo? Btw kedu ife na a happen here?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 9:53pm On Jan 07, 2013
ATMC: eze na wa to you o, ojikwa gi o, i na akowa na ifubeghi ebe m na- asu igbo? Btw kedu ife na a happen here?
ebea k'anyi asukorita n'asusu ayi bu Igbo. Let me say, na ebea bu the Igbo version of 'Derailers paradise'.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by salam001(m): 11:09pm On Jan 07, 2013
Eze Promoe:
Hehehe! Ebe Chris Ngige si cool I bu onye agbataobi. Onye Nnobi kam bu! cool
eziokwu,chris bu Onwa ne tiri Anambra steti,tupu mu echezo,abum nwadiani na Nnobi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 11:16pm On Jan 07, 2013
salam001: eziokwu,chris bu Onwa ne tiri Anambra steti,tupu mu echezo,abum nwadiani na Nnobi
Nnokwa (i mean 'welcome' not Nnokwa no in between the two town) wink

gini mere ijiri horo salam as ya username? I bu onye uka alakuba?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by salam001(m): 11:29pm On Jan 07, 2013
Eze Promoe:
Nnokwa (i mean 'welcome' not Nnokwa no in between the two town) wink

gini mere ijiri horo salam as ya username? I bu onye uka alakuba?
nwana,afa nine m tinye ne de le m "username taken",m si ka mu try salam o workuo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 5:10am On Jan 08, 2013
Eze Promoe: Igbo gburu gburu na aghota asusu ndi Onitsha, o ihe kpatara e jiri de akwukwo ekpere na abu ya na akwukwo ukwe n'olu ha. Ndi uka fada na ndi uka siemesi na otutu ulo uka ndi ozo n'eji ya ekwe ukwe n'ulo uka ha.

Eziokwu ka I kwuru.

Ewela iwe, achorom I ju gi otu ajuju. Otu a nne na nna gi si mba di iche, kedu ausu ha ji asuru onwe ha? Ha eji Idemili ka o bu Ikwere? Mgbe ufodu, ihe diri otu ahu, nne nwa na-muta asusu nna ka ha abuo nwere Ike na asuru umu ha otu asusu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 6:50am On Jan 08, 2013
@eze obulo kwa igbo onitsha ka eji dee akwukwo ekpele na abu kama obukwa igbo imo state
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 9:30am On Jan 08, 2013
ATMC: @eze obulo kwa igbo onitsha ka eji dee akwukwo ekpele na abu kama obukwa igbo imo state
I ma ihe i geme? Guo the forward page of akwukwo ekpere na abu, that is the preface. I gucha ya I gwam ihe i gutaru na ya.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 9:31am On Jan 08, 2013
ATMC:
Kedu uka i n'eje?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 9:39am On Jan 08, 2013
Eze Promoe:
Kedu uka i n'eje?
uka ana eyi trouser wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 10:46am On Jan 08, 2013
ATMC: uka ana eyi trouser wink
MAI! Kedu nke obu, nihi na fa di otutu undecided
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:04pm On Jan 08, 2013
Eze Promoe:
Oyoyo nwa, asempete! Kam buru onye nke mbu ya esutu gi onu tupu Torch abata kiss
Onye oshi nwayi angry

tongue tongue tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 2:42pm On Jan 08, 2013
^^^
kedu ihe ibu??
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:40pm On Jan 08, 2013
Bobo cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:47pm On Jan 08, 2013
toshmann: Bobo cool
Bobo nkiti
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:33pm On Jan 08, 2013
adabeke12: you guys like to shun pesin abi? angry mschewwww
AdaIgbo, mbanu. Anyi no ebe a. Umuokorobia no ebe a tinyere gi anya, i ga-ebulikwa? Lekwa ka Maria ji gbaa oso
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:09pm On Jan 08, 2013
toshmann: otondo cool
cheesy
Confirmed.

Umunne m unu biko tinye Nwa Darfur na ekpere. Afo na-enye ya nsogbu kama eji m okwukwe asi na "he is healed".


Nna biko, get well and stay strong kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:16pm On Jan 08, 2013
Biko Ify

O na-anyu anyu?
Ukwara o na-akwa ya?
O rugo izu uka abuo?

Okwa ka anyi Mata udiri ekpere anyi ga na-ekpe; o bu ka ogbakee ngwa ngwa ka o bu ka chukwu nara mkpuru obi ya na ndokwa?
grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:57pm On Jan 08, 2013
Agaba, ochi adighi ato m.

Kedu nke i na-akpa agwa ka toshman?

Ö naghi anyu anyu, o naghi agbo agbo. Ahu siri ya ike.

Infact, o digo ya nma. Gi na tosh and maybe Otele need not Ikpere ya ekpere maka na onodu unu ka nke ya njo sef cheesy grin

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 9:03pm On Jan 08, 2013
ifyalways: Agaba, ochi adighi ato m.

Kedu nke i na-akpa agwa ka toshman?

Ö naghi anyu anyu, o naghi agbo agbo. Ahu siri ya ike.

Infact, o digo ya nma. Gi na tosh and maybe Otele need not Ikpere ya ekpere maka na onodu unu ka nke ya njo sef cheesy grin
lol
Eze Promoe:
MAI! Kedu nke obu, nihi na fa di otutu undecided
kedu nke ima?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:12pm On Jan 08, 2013
ifyalways: Agaba, ochi adighi ato m.

Kedu nke i na-akpa agwa ka toshman?

Ö naghi anyu anyu, o naghi agbo agbo. Ahu siri ya ike.

Infact, o digo ya nma. Gi na tosh and maybe Otele need not Ikpere ya ekpere maka na onodu unu ka nke ya njo sef cheesy grin
Ngwanu nsogbu adighi. Ya gbakere gawa. Anyi na a nakwa ego maka ekpere maka ndi uta. 5k per min
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:15pm On Jan 08, 2013
Bia ATM chic,

Kedu ihe na-ato gi ochi?

Bia, achoro m itinye card m.

(1) (2) (3) ... (104) (105) (106) (107) (108) (109) (110) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 28
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.