Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,216 members, 7,818,731 topics. Date: Sunday, 05 May 2024 at 11:19 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (207) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292560 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (204) (205) (206) (207) (208) (209) (210) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Jblaiseboy(m): 12:54pm On Feb 06, 2015
ifyalways:

Legion of arubas
Legion of ndi anwuru
Legion of umu asa

Infact, Legion of legions cheesy

legion of umu asa kam were..amarom maka the others
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 6:25am On Feb 07, 2015
ifyalways:
Cheap flights maka ndi bu cheap am* grin

Tosh, so onodu gi a gbanwebeghi? Owu ka na apa gi dis bad? Leenu ma I ga-eso Nwa Darfur aga oru " o buru nshi" na abali cheesy

The work riiii dirty mana the £ ri crisp. cheesy

Nnenne, ndewo, nwanyi oma. Very soon, Ikomi na FromUk ga adabata,not forgetting Romeo.

Darfur, you suppose ima Nnenne anyi now. Owu Aruba from far back.

o na emekwa m ka onye m ma far back undecided
, as per toshman, imaghi na ego ya nile na aga na akpa umunwayi? grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:47am On Feb 07, 2015
preselect:


o na emekwa m ka onye m ma far back undecided
, as per toshman, imaghi na ego ya nile na aga na akpa umunwayi? grin
Onye o bu nshi, I batala? cheesy Biko e mesakwala m aka oo. Ga saa ahu first cheesy

Onye o bu nshi love cheesy

Darfur kiss cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 11:14am On Feb 07, 2015
preselect:


ebelebe igba!!! shocked shocked shocked shocked shocked shocked
so unu abuo ma onwe unu far back? shocked shocked shocked

bia, idi sure na amghi m this babe undecided

so muwa ka i na akpo this babe?

cheregodi kam ka kpoo Toshman, just wait there.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 11:19am On Feb 07, 2015
ifyalways:

Onye o bu nshi, I batala? cheesy Biko e mesakwala m aka oo. Ga saa ahu first cheesy

Onye o bu nshi love cheesy

Darfur kiss cheesy
o o Ify, so osacha ahu, then what? Ifym efuola finish grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 11:26am On Feb 07, 2015
toshmann:

Otuocha eeeeeee cheesy
Isi gini, one good mako deserves greater . . . . .
. . . Nsusu onu and then. . . . . . hehehehehehehehe

google search---> cheap flights to london,
Agaghi m atufu this free mmako from my long lost nnenneigbo angry
Elega m face? angry

Toshman, i ka nokwa ebe i noo eh? cheap this, cheap that Abiakwala lbia hum biko, cheap flight anaghi agbazikwa sef.

ifyalways:
Cheap flights maka ndi bu cheap am* grin
Tosh, so onodu gi a gbanwebeghi? Owu ka na apa gi dis bad? Leenu ma I ga-eso Nwa Darfur aga oru " o buru nshi" na abali cheesy
The work riiii dirty mana the £ ri crisp. cheesy
Nnenne, ndewo, nwanyi oma. Very soon, Ikomi na FromUk ga adabata,not forgetting Romeo.
Darfur, you suppose ima Nnenne anyi now. Owu Aruba from far back.

ahubem Ikomi for a loooong time. o ka nozikwa ya?

anyways, unu noo nkweoma, ahurum unudum na anya
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 6:31pm On Feb 07, 2015
ifyalways:

Onye o bu nshi, I batala? cheesy Biko e mesakwala m aka oo. Ga saa ahu first cheesy

Onye o bu nshi love cheesy

Darfur kiss cheesy

grin ,
owukwa ego nshi ahu ka m ji eme finance love anyi o cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 6:33pm On Feb 07, 2015
nnenneigbo:


so muwa ka i na akpo this babe?

cheregodi kam ka kpoo Toshman, just wait there.

o, nne ndo. . . aha gi wuzi nwa oma nkea, and not this babe wink

so ima toshman? hmmn, nsogbu dikwa o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 6:34pm On Feb 07, 2015
nnenneigbo:

o o Ify, so osacha ahu, then what? Ifym efuola finish grin
angry angry angry angry angry angry

then nsusu onu na ihe ndi ozo di na ya.

any problem?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 6:35pm On Feb 07, 2015
nnenneigbo:


Toshman, i ka nokwa ebe i noo eh? cheap this, cheap that Abiakwala lbia hum biko, cheap flight anaghi agbazikwa sef.

toshman na acho okada from america to london grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:21am On Feb 09, 2015
nnenneigbo:


Toshman, i ka nokwa ebe i noo eh? cheap this, cheap that Abiakwala lbia hum biko, cheap flight anaghi agbazikwa sef.



ahubem Ikomi for a loooong time. o ka nozikwa ya?

anyways, unu noo nkweoma, ahurum unudum na anya
Nnenneigboooo
Cheap flights wu ebe ano, mana anyhow anyhow nwa mama ga adaba london by cheap flight or by molue.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:51pm On Feb 10, 2015
nnenneigbo:

o o Ify, so osacha ahu, then what? Ifym efuola finish grin
O Sacha ahu, o submit-ie ego nile o nwetara from oru ipa nshi all night then ga na attic, choro Otu akuku jiri nwayo rahu ura cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:01pm On Feb 10, 2015
ifyalways:

O Sacha ahu, o submit-ie ego nile o nwetara from oru ipa nshi all night then ga na attic, choro Otu akuku jiri nwayo rahu ura cheesy


Hahahahahahahahaha
Ify gbara wicked-u, grin
Ichoghidi inye ya Vaseline ka ogbaa grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:05pm On Feb 10, 2015
ifyalways:


Nwanne'm nwanyi
Udara london
Mango Abia state
Nnenne ala Igbo nile
Afo ohuru oma kiss kiss



otu nne m oooooooooo

o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 5:41am On Feb 11, 2015
ifyalways:

O Sacha ahu, o submit-ie ego nile o nwetara from oru ipa nshi all night then ga na attic, choro Otu akuku jiri nwayo rahu ura cheesy


sad sad

toshmann:


Hahahahahahahahaha
Ify gbara wicked-u, grin
Ichoghidi inye ya Vaseline ka ogbaa grin

angry angry angry angry angry angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:58am On Feb 12, 2015
toshmann:


Hahahahahahahahaha
Ify gbara wicked-u, grin
Ichoghidi inye ya Vaseline ka ogbaa grin
Gbaa fire cheesy Owughi nani Vaseline. O wugharia too much,m tinye robb na nkpo vaseline nye ya.

2015 awughi maka love or iti okwe,Ihe ahu Ify choro wu nani ego. Nwa Darfur a gbaga robb, o paga nshi o,Ify a choghi ima. cheesy

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:00am On Feb 12, 2015
preselect:



sad sad



angry angry angry angry angry angry
I nye m ego ma owu zutaram moto ohuru, m ga-eji kiss kiss kiss kiss na cheesy cheesy cheesy cheesy gbuo gi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 6:58pm On Feb 12, 2015
ifyalways:

I nye m ego ma owu zutaram moto ohuru, m ga-eji kiss kiss kiss kiss na cheesy cheesy cheesy cheesy gbuo gi.

nsogbu adighi. . . . kama m jiri toshman gworo ogwu ego. . . . . . cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by northernigbo101: 5:15pm On Feb 13, 2015
ifyalways:

I nye m ego ma owu zutaram moto ohuru, m ga-eji kiss kiss kiss kiss na cheesy cheesy cheesy cheesy gbuo gi.
ok ooh its about tym i get a me an igbo muslim lady to marry since i've sme % of una blood@least make i take learn d lang e fit help me wen i go to buy spare parts for market..
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Qelvin(m): 7:09am On Feb 15, 2015
Igbo kwenu! onwelu onye Arondizuogu n'eba?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by eightsin(m): 6:56am On Feb 16, 2015
A friend from Isuikwuato in abia state just made that statement that Isuikwuato people don't marry deltans and I'd like to find out how true.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Kashif(m): 11:13am On Feb 16, 2015
eightsin:
A friend from Isuikwuato in abia state just made that statement that Isuikwuato people don't marry deltans and I'd like to find out how true.

Ndi maara zaa biko.

Igbo kwenu! Rienu!! Ñuonu! Kachaanu! O tegokwa ezigbo aka mbiadebere ebe a! Chai!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by eightsin(m): 11:55am On Feb 16, 2015
Kashif:


Ndi maara zaa biko.

Igbo kwenu! Rienu!! Ñuonu! Kachaanu! O tegokwa ezigbo aka mbiadebere ebe a! Chai!

Please translate to english
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Kashif(m): 12:02pm On Feb 16, 2015
Because you have asked nicely.....

Ndi maara zaa biko = Those in the know should answer please.

Igbo kwenu! etc = Greetings in Igboland

O tegokwa ezigbo aka mbiadebere ebe a! = Its been a very long while I visited this thread
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:11am On Feb 17, 2015
Nnaa oyi nke afo a di njo angry
And nwa agbogho m si ka m juri gbaa val abiaghi angry

Odiegwu o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 2:13am On Feb 22, 2015
toshmann:
Nnaa oyi nke afo a di njo angry
And nwa agbogho m si ka m juri gbaa val abiaghi angry

Odiegwu o

Chai ochi egbuolam ebea sef. Ntooo gi by the way.

[/quote]
ifyalways:

O Sacha ahu, o submit-ie ego nile o nwetara from oru ipa nshi all night then ga na attic, choro Otu akuku jiri nwayo rahu ura cheesy
Ify, ifuola patapata. So Nani ego ka I gi na eso preselect? Preselect ezuzukwara na accept Ya. Nawa oh

northernigbo101:
ok ooh its about tym i get a me an igbo muslim lady to marry since i've sme % of una blood@least make i take learn d lang e fit help me wen i go to buy spare parts for market..
I ga achogide Muslim igbo nwunye kaa nka.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 4:37am On Feb 22, 2015
nnenneigbo:

Ify, ifuola patapata. So Nani ego ka I gi na eso preselect? Preselect ezuzukwara na accept Ya. Nawa oh


nnenne angry
etinyekwarala m aja na garri o angry angry angry

guwa nnoo ihe ihuru na nairalandi, imaghi ihe mu na ify m na eme na azu ulo. ihe anyi dere ebe a unu ewere.
anaghikwa m eji ify m egwu egwu o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:25pm On Feb 22, 2015
nnenneigbo:


Chai ochi egbuolam ebea sef. Ntooo gi by the way


NNENNEIGBOOOOO cheesy
Ada di obi m mma wink
Eheee, nnenne, since valentine babe m abiaghi, ima na m huru gi na anya well well kiss
Hapuchakwa o, iwu my number 1. Owu faketan biara n'etinyere m aja na garri that time. Kedu? M choro ibia london ka m hu gi nke oma wink

Nnenne ooo cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:31pm On Feb 27, 2015
Kpo kpo kpokwem. Onye no nso? cheesy
Biko, e jere m gym bata ugbu a mana ezigbo aguru ji m aka now. Akpiri doga m ga dorie grilled chicken no na fridge cheesy
Elekwanu ishi gym m gara ? Nna lekwa onwunwa. A dighi m sure na m nwere ike ihi ura until ma a dorie this chicken na abalia .

Toshman, Nnenneigbo, Preselect, NorthernIgbo,Kachif, ele ihe Ify ga-eme n'abalia ? Not even nkwa would wepu uche m na aguru a ji m.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:45pm On Feb 28, 2015
ifyalways:
Isi azu angry


Ify ooooooo cheesy
Ify, muwa ka ina akpo ishi azu ? grin
Ifynkwatous ifylacious ifykratic ifymbombo cheesy

M ga emengi ihe o, i no send how darfur will feel angry
M ga eme gi ihe, 9 months later gi hu de after effects grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Notyourb1tch(f): 6:37pm On Feb 28, 2015
I wish I could read and write in igbo. I mostly understand it very well and can speak it to a certain extent however am not perfect though.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:58pm On Mar 01, 2015
Notyourb1tch:
I wish I could read and write in igbo. I mostly understand it very well and can speak it to a certain extent however am not perfect though.

Nsogbu adighi, m ga akuziri gi. Kedu ebe i bi?

No problem i can teach you. First of all, What is your address? cool

(1) (2) (3) ... (204) (205) (206) (207) (208) (209) (210) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 53
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.