Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,195,317 members, 7,957,833 topics. Date: Tuesday, 24 September 2024 at 09:27 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (301362 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (207) (208) (209) (210) (211) (212) (213) ... (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:32am On Mar 14, 2015 |
ifyalways: ify m o ify m o ify m o, olee ebe inu? Ebelebe Igba! Ebelebe Igba! Ebelebe Igba Igba Igbakirigba o set-iala nu ooo. . . . . . . ekwe nche |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:42pm On Mar 14, 2015 |
Ekwe nche a wughikwa nke nta. I miss Owerri. Mgbe Ify na-akpa ike Darfur onye apari. I landi go ka land rover ngwa ngwa 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:13pm On Mar 14, 2015 |
chai! o ihe a na-eme ebe a? E speakilekwe maka na odigo oyi! Confuse ga dimakwa! A nowaa m ike! Unu ji ego oburu nsi a 'finance' love nwanyi no na di? Anya m ahula nti m. Chere ka m kpoo oyoo ya maka na agwo otu nye huru na agho eke. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:42pm On Mar 22, 2015 |
ifyalways: Ifycratic ifylastica!! Itoro na owerri? Chei! Idi sure na m jam-u-beghi gi before na joint. I ma nda letti? 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:44pm On Mar 22, 2015 |
mercylicious: Mercilicious, darfur (pres-elect) ji ego oburu nshi achu ify Meanwhile mercilicious, aha gi di ka aha onye otele ya buru ibu well well How far na |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:45pm On Mar 22, 2015 |
Chei, efuola m. Owukwa n'ime ulo uka ka m nu na e-post-ughari up and down na nairalandi |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 9:39pm On Mar 24, 2015 |
olee ify? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:49am On Mar 26, 2015 |
toshmann:I na aju-aju. Early mo-mo rice na nke " Nda leti" bu the way then. A gakwaram way " aka shimmy" too. A garam school na Owerri Tosh. My crew then kpara ike na Owerri. Lolx Ala Owerri ri nma Biko. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:51am On Mar 26, 2015 |
mercylicious:Mercy onye ashiri. Nwanyi Otele ukwu. Onye juru gi? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:53am On Mar 26, 2015 |
preselect:Papi |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:38pm On Mar 26, 2015 |
ifyalways:I mean-iri ihe a. So iwu ala owere. Etoro m na owerri. Mana agaghi m school na owerri. Kedu school igara? Oji mgbo, egbu girls, akwa nkuwa girls, emekuku ka owu uratta? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:29am On Mar 27, 2015 |
toshmann:Otondo Tosh. A garam Owerri girls for some years maka na a churu m achu from ulo akwukwo m na Onicha (a kuru m head girl ihe ) . A gakwaram nursing school na Owerri ,Amaigbo sha. Tosh,a kpara m ike then oo. Azu anu word, iru ege nti Chai, thank God for marriage, children. Ify ga emecha na uwa Jisos-a cool-ue down? Ekwe nche ! 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:21pm On Mar 27, 2015 |
ifyalways: Chei, Darfur miss road no be small |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:46am On Mar 28, 2015 |
toshmann: |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:46pm On Mar 29, 2015 |
PDP. . . Power! Rigger jam rigger. SAI GEJ. Umunnem owu Jonathan on board. Tosh, Jona merie E, a gam a kwuru gi ugwo umu mgboto ato. Point and kill 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:33pm On Mar 29, 2015 |
ifyalways: Eeeh Ka m baa rigging mode osiso Chei, mgboto ato from ify no be joking matter |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 11:48pm On Mar 29, 2015 |
bia ify, i si gini? i hope na owughi ahu gi ka ichoro inye onye ara a a-na akpo toshnwayi? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:53am On Mar 30, 2015 |
Igbo bu Igbo, ututu oma nu ooo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 8:06am On Mar 31, 2015 |
Igbo mma mma nu o. Ekele m onye n'ile. Ntunye aka a (election) apuputago m na nairalandia. Dika Osiri wee diri ugbua, unu ahugo na efego nza, nza wee ma Jona , ugbua ka anyi gikoo aka tunye Jona na mmiri ka olaba Otuoke na Ijaw. Ngbe na odighi nke ometere, gini mere na ogaghi Ida? Mgbanwo ka anyi choro. Ifyalways Ada Oma na Mbaise. Agaba123 Tosh nwanne Birikwanu!!! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 2:46pm On Mar 31, 2015 |
oziomatv: kedukwanu nke buhari metara mgbe ochiri na mbu. nna m gwara m na omeshiri ndi igbo ike oge ochiri na mbu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:28am On Apr 01, 2015 |
chei!!!! ala akwupula otele |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:06am On Apr 01, 2015 |
oziomatv:O di ka inujuru orijin afo? Buhari enweghi ihe oji abia |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 5:38pm On Apr 01, 2015 |
Ndi be anyi ekenem unu. Daalu nu. Amam na aru di onye obula. Maka ndi mere ka thrtead anyi ghara I bu ihe kuru afo n'ala, asim ka chineke gozie unu. Bia agaba ichefualanum okwa ya. Kedu onye no on board ugbua . Alubam . @ Toshman isi na ibi owerri ikwa. Agaram akwukwo n'ala owerri. Olee kpa iri. Maka ndaa letti,nwanyi ahu wu onye ama ama n'ala owerri kpa . Umu akwukwo nwere carryover ebe ha na aga na nke ndaa letti . @ify nwanne, how far, amam n'aru di. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:59pm On Apr 02, 2015 |
Skimpy, Etoro m na owerri nu. Awu m akirika ala owerri. Mana agara m ulo akwukwo secondary na Okigwe, gaa mahadum na Calabar. Emechakwara m gaa mahadum na Obodo Eliza, mana ugbu a awu m enyi umuagbogho |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:13am On Apr 04, 2015 |
Toshmann afo anu Buhari biaziri buharia onodu. No mgboto for you. Ntor Ndo Ozioma, ndeewo. Darfur, no ji nwoke m. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:39pm On Apr 05, 2015 |
Ify biko elee asa m? Kemgbe Buhari jiri bute change ya, muwa wi toshmann nwa mama i wan change asa too. For nearly 6 months now nwa mama enwebeghi time iga downtown legharia anya. Anyways, m ga aga Las Vegas this summer. Anuru m na nkeghari anya nke ha wu highest. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by JustCare: 4:20pm On Apr 05, 2015 |
Igbo kwenu! Mbaise naw mmadu mma Emma nu oooo. Abum nwafor Ahiazu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:42pm On Apr 05, 2015 |
Ndewo nwanne mmadu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:27pm On Apr 12, 2015 |
Kpor kpor Kpom n'ebe a. Toshmann. Skimpychick Preselect Justcare mercylicious Oziomatv Onye elu,na onye ala, Ifi shiri rice ofe akwu and y'all are invited. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by JustCare: 8:11pm On Apr 12, 2015 |
ifyalways:ugbua kam si ebe mu gara rie osikapa...na onu ego di elu chai! ewu atam igu n'isi... |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:57am On Apr 13, 2015 |
ifyalways: Ify ihe na agu m wu garri oku |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:34am On Apr 13, 2015 |
(1) (2) (3) ... (207) (208) (209) (210) (211) (212) (213) ... (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 51 |