Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,194,556 members, 7,955,061 topics. Date: Saturday, 21 September 2024 at 03:51 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (301121 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (205) (206) (207) (208) (209) (210) (211) ... (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 11:54pm On Mar 01, 2015 |
Umu afo Igbo e kele mu unu nile. Nke ka nke m na ekele unu ka unu si wee na eme ka ogbako Igbo wee na aga n'ihu n'ebea. Udo diri unu n'ile. Dika ihe mgbaghari Oru si wee na eburu m na eje mba adighimu enwetekwa ohere wee n' abia na ogbako Igbo ebea. Unu gbaharamu. Udo diri onye obula. O bu mu Nwa amala Igbo... Oziomatv 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:38pm On Mar 02, 2015 |
Hmmm, oziomatv!! Kee wu anya? Ndewooo 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 2:36pm On Mar 02, 2015 |
toshmann:Tosh, wow! Ya bu i ka no ebea? Udo diri gi onye nkem. 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Notyourb1tch(f): 10:00am On Mar 03, 2015 |
toshmann:You can teach me? That would be nice But Ohio is very far from London |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 3:00pm On Mar 03, 2015 |
Umunne Ekene m . ..otego anyi furu. Kedu maka ify na peppyluv na okeikpu..ana akwado kwa kedu ebe anyi kwu? ?kedu ni berem Nwanyi na enye nsogbu na nwa ikwerre bu hopeathand ....Bia unu ama ishiluv Gbado nu anya na izu Obodo bu igwe Amu dara m..ka nchoba ncha gbaarie |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:26am On Mar 05, 2015 |
Notyourb1tch: Sh-t Uhm . . . . . Uhm . . . . cheregodi (wait a minute) . . . . . . New York --> London round trip $1200 Otu ndi ocha e e e e (no translation available ) |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 12:30am On Mar 06, 2015 |
Ehen, abiagom. Onwelu onye missurum? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:57pm On Mar 06, 2015 |
Ozioma, Eze Promoe, dalu kwanu. Tosh, onye cheap ticket, azi gbakwa ihe ojoo. choi Bia olee nwa Darfur? O paga nshi from London to Belfast ugbu a? Ebelebe Igba |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:05pm On Mar 06, 2015 |
ifyalways:Darfur nu hospital. Ogara ulo akwuna, kuo nkwa, ojighi ego, umu akwuna apia ya jaa-jaa. Darfur ewerela onodu na ICU ndi st Georges Hospital, London. @Notyourb1tch M ka n'eme nkwado maka ibia obodo Eliza ibia kuziere gi igbo (I'm still working on a plan to come to london to teach you igbo ) |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 9:41pm On Mar 08, 2015 |
toshmann: bia, nwa agboro a , kpacharakwa anya gi o ndi uwe ojii ka n'acho gi na london. . . . . . toshmann: yeah right, Notyourb1tch biko hapu anu mpam a. he cant enter london. metropolitan police are still looking for him since 2006 |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:02pm On Mar 10, 2015 |
LovelyLilac bu nwa masiri m, nchoro idori ya, umunne kpere nu m ekepre, agwa gom nwanne m nwanyi peppyluv ihe m bu na obi, osi jebe na iru. Ify mma kedu ife ilo? ndi be anyi amu m na ekene unu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:04pm On Mar 10, 2015 |
ifyalways: ify nwa mma enenebe ikpu eresia ani..nda ije, otego okeipku arapuru oga ara onwe ya? mbanu ...ilu ndi be anyi na aturu nwanyi ana aso anya ekene kwa m |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:09pm On Mar 10, 2015 |
Okenie enu,welu udo kedo ya n'ukwu osisi.... tonychristopher: |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:13pm On Mar 10, 2015 |
tonychristopher:atokwanu mu o! Ihe nkea dikwa egwu. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:14pm On Mar 10, 2015 |
Gbam! Dalu nwanyi oma. Peppyluv: |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:17pm On Mar 10, 2015 |
LovelyLilac: NNE IMAGHI IHE ANA AKPO LOVE, IHE ABU LOVE NWANTITI KEDU IFE ICHORO KA M NYE GI YA, ICHORO ONITSHA, I GIVE IT TO YOU THE WHOLE CITY ICHORO OWERRE, HA NCHA BU NKE GI OMALICHA NWA OMUMA ASA ARU ANA M EBE KA UMU IGBO NU ONU M , BOUGHI MAKA LOVE GI JI RAPU M AKA OKA UWA NU NA ADA GO M NNE ....MABA MMA OLU RU GI ASA NWA OMALICHA NWA ONYE ETINYEKWERE NE M AJA NA GARRI BIKO NU |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by makazona(m): 5:19pm On Mar 10, 2015 |
Ndi b'anyi ekene m unu ooo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:20pm On Mar 10, 2015 |
Peppyluv: NWANNE M NWANYI, OMU KA ISI OKENIE ENU IWERE UDO KEDO YA, NNE, ICHOKWARA M NDU? ENYE NA ONWE GI NSOGBU NNE OMA, OKENIE ENU, LovelyLilac NOKWA NSO, OKETUORO M YA, MA OKWE KWANU, OJUKWANU NCHOBA LUX NA VASELINE, MGBABA NCHA....... MANA IGA ACHO KA MGBABA NCHA...OKPU AMU M GA ADAPU ANO M NA OFFICE, SO AMU KA NA AMURI EBEA NWANYI DI EGWU DIRIKWA SHARP NWANNE M NWANYI LOL |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:21pm On Mar 10, 2015 |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:21pm On Mar 10, 2015 |
Lol.. O! Anugo mu ihe n'ile I kwuru. Aga echebara okwu gi echiche. tonychristopher: |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:24pm On Mar 10, 2015 |
LovelyLilac: nne m, ina a support peppyluv, hmmmm emechia anu, oyi ga atu gi, ima oyi tuba nwanyi, onu ikpu ya aju o oyi, mgbe oge ruru ichoba m ka american visa, mana inwehi ike ifu m.... kwere na government mu. ka odili onye obu na mma ana apa ife, bia m nso bie mu oma.....lovelylilac m, mecha aga m eme gi sexylilac obughi lovelylilac...inshort afa m ga akpo gi bu tonylilac asampete nwanyi oma |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:25pm On Mar 10, 2015 |
okeipku biko bia nyere m aka, peppyluv nwanne gi nwanyi siri na amu kwe m, nwere kedo na ukwu osisi, odizi mma? na gbata oso enye ma aka biko...... come and help me in babylon okeipku biko lovelylilac egbugom |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:27pm On Mar 10, 2015 |
Lol ngwa ndo tonychristopher: |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:28pm On Mar 10, 2015 |
LovelyLilac: gbam , ugbua ka ikwuru okwu ka nwanyi uche ya di ya...ndi be anyi gbara num aka ebe..... ka cho one bottle of brandy lacha ka amu kwepu m my god...ugbu a ka ina ekwu si nke bu okwu...hapu peppyluv, ona anyi ajo aru...lol( nne egbu kwa na nwanne gi) obi bu so paulina mecha gi lovelylilac ifu nke toro beati nwanyi ma obi tony inshort afa baptism gi busi tonylilac |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:30pm On Mar 10, 2015 |
Peppyluv: anu go, iga etinye aka gbadoro m lovelulac ka omara na enwere m madu na ebea.... ejebe gom okwudo na orlu izuru udo ka m kedo amu na osisi before isi m ndo ka mgwa coductor ugbo ana ya kwusi m ka nnota ba uno |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:30pm On Mar 10, 2015 |
Lol. Ihere n'emezikwa m. tonychristopher: |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:35pm On Mar 10, 2015 |
Lol. tonychristopher: |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:35pm On Mar 10, 2015 |
LovelyLilac: maka gini si kwa nu, ifere emizi na gi...nne, onye ji ji something di ebube...madu ka bu ifere gi na eme gi gwa m onwere onye cholu gi okwu kwam onwere onye siri gi taaaaa gbafuo gwam obu si na munwa bu Tony na aprofessi love m seriously na public oka ifu na i am proud of u nne uche kwesiri idi ya nuliba na nwoke oma di ka m adago ro gi amu oma di ka m ada go nuliba gbaba ofala enwero lol |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:37pm On Mar 10, 2015 |
Udo ma Jiorji. Udo di! tonychristopher: |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:38pm On Mar 10, 2015 |
LovelyLilac: ikwete go na anyi ga achu zi nta na owerre nchi asa na akpasie ofuma aralu na ute, ofuma ka anyi na akpasi, ofosie nu ute nne ka m choba ute anyi ga aralu akwa ezikwu? lol omalicha nwa m ga eji bata anambra |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:40pm On Mar 10, 2015 |
LovelyLilac: anyi na enwete ezigbo understanding, odinma ka umu igbo si were mata na aka ji lovelylilac nne icho isi john the baptist igwam icho onitsha ma obu asaba igwam i will deliver ikwura na mepu ya ozigbo njee |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:42pm On Mar 10, 2015 |
Bia enyia, I fu.ckuor up, m toro udo.I kpasuo mu iwe, ugbo aghara gi. tonychristopher: |
(1) (2) (3) ... (205) (206) (207) (208) (209) (210) (211) ... (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 42 |