Nairaland Forum

Welcome, Guest: Join Nairaland / Login / Trending / Recent / New
Stats: 1209039 members, 1562184 topics. Date: Thursday, 24 July 2014 at 01:34 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (32) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (101624 Views)

Mrs Dike An Igbo Citizen To Become The First Female OBA In Yoruba / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (1) (2) (3) (4)

(0) (1) (2) ... (29) (30) (31) (32) (33) (34) (35) ... (198) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 8:37am On Dec 04, 2011
^^^^Hafunum Ify, Okwa ichoro ka ennyluv yem obi mgbafu? lol kebe ino?
Freecocoa nwamama, asanwa ukwu chei! biko bia nso, ozi a di ezigbote mpka.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:56am On Dec 04, 2011
Kedu ka Enny ga-esi enye gi obi ma o bu obara mgbali elu?
O buru ibu
O nwere apata ukwu(thick laps) juru eju
O nwere afo ukwu

Gini ozo ka i na-acho?Okwa I choga 'bushmeat' ?LOL

Enny wu kajad bushmeat.Tosh wud call her otelented otele.lolz A nom n'Owerri ugbua,o nwere ozi? I choro ugba,nkwobi,isi goat,mmai elu ka owu kee ozo?
Lekwenu ukwu na executive garden hotel. . .cheei ala owerri efuola.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 10:29am On Dec 04, 2011
Onwe onye asa owerri muna ya ne me ihe ndi agadi ne me na bedroom. lol.
O onye owerri town.
N gwa gi aha nna ya, i ge ti nkpu.
Chei! ukwu nwanyi owerri na no ka sugar!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:20am On Dec 08, 2011
UmuIgbo hiiiiii.

Ugboguru miara m,mikwara nwunye di m.Nke onye na-eme di nma,Ya gazie.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:42pm On Dec 08, 2011
Ify Biko gwara m enyi gi Nwoke darfur si ya kwusi ichu m oso na nro n'abali. Everytime m Tera n'ututu m di very tired.
And de boy joro nnooo ezigbo njo. Tufiakwa! grin

Gwa ya na ahapula m gi o. Darfur wu amusu grin
O na eri m winch(witch) tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:06pm On Dec 08, 2011
toshmann:

Ify Biko gwara m enyi gi Nwoke darfur si ya kwusi ichu m oso na nro n'abali. Everytime m Tera n'ututu m di very tired.
And de boy joro nnooo ezigbo njo. Tufiakwa! grin

Gwa ya na ahapula m gi o. Darfur wu amusu grin
O na eri m winch(witch) tongue

grin grin grin grin
Tosh onye nke m, I hukwara akara ekwenti Feli m hapuru gi?
Ikpoturugo ya?
hehe tosh i
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nedu210(m): 9:29pm On Dec 08, 2011
igbo mulu nze muo ozo ana'm ekene o, udo dili umt igbo nine no ebea.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 10:03pm On Dec 08, 2011
^^^
Ya dirikwagi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:20am On Dec 09, 2011
Tosh,kwusi ikpo m aha and kwusi i chughari Darfur na nro?

Ole ihe i choga n'otele nwoke ibe gi?Owu ka aka oru ekwensu siri di?lol

Biko,a gam etinye anya i choro gi Feli. . .a huru m na o ji gi baaaaad.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by pazienza(m): 11:55am On Dec 09, 2011
Tosh,ify and relax,unu dikwa funny,ochi atogbugo m ebea.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:49pm On Dec 09, 2011
pazienza:

Tosh,ify and relax,unu dikwa funny,ochi atogbugo m ebea.

Etinyekwa tosh na Ify m in one sentence ozo. Toshman di infective embarassed

Onye iberibe Kara aka. Oluokwala nwayi o. Onye a ihuga. Oji umu abuo from wedlock o hapuru na Wales ebe o gara school. Tuwa umu nwanyi abuo ime gbafuo.

Biko chotara nu ya Felicia m'owu ashawo obula unu huru maka ihe a ji ya bad. Before ya achuwa Nwoke Ibe ya.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by pazienza(m): 8:16pm On Dec 09, 2011
pres-elect:

Etinyekwa tosh na Ify m in one sentence ozo. Toshman di infective embarassed

Onye iberibe Kara aka. Oluokwala nwayi o. Onye a ihuga. Oji umu abuo from wedlock o hapuru na Wales ebe o gara school. Tuwa umu nwanyi abuo ime gbafuo.

Biko chotara nu ya Felicia m'owu ashawo obula unu huru maka ihe a ji ya bad. Before ya achuwa Nwoke Ibe ya.

Chineke! Nnaa idikwa sure na ife nine a ikwu bu eziokwu,ka enwelu ife na eselu gi na a tosh.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 4:47am On Dec 11, 2011
Gaa juo agaba123 ya wuru na iche na m na atu ashi.
Infact anuru m na enwere nke ato otuwara ime sef. Mana tosh deny-iri nke ahu maka de girl wu onye ocha toshman agbafuo goo pieces.

Gaa juokwa ase.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:43am On Dec 11, 2011
^Uto m. kiss

@Pazenza,ndewo.Zekwara Tosh na Agaba.Ha abuo ji imi adowa crotchet,Presido1 jiri aka atuwa nwanyi ime.

Afo agwula ozokwa.Ala wu otu united.lolz
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 12:53pm On Dec 11, 2011
Ibobabe?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 7:22pm On Dec 11, 2011
Agaba i wokwa ajuju?
Ke ebe isi ma nwanyi onye liberia?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:32pm On Dec 11, 2011
Nwanyi onye Liberia? Kuwara m aku oyibo nsugbe
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 4:42pm On Dec 14, 2011
umunnem, keli ka unu mee!
christmas greetings to the Igbo lineage.
Pazie,how far ? you go dey Ogidi this holiday ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 2:20pm On Dec 17, 2011
Igbo ndi oma m ji eme onu, onye nwe anyi nonyere unu.
Ndi nile ga ala Alaigbo na oge mme mme ekeresimesi nke afo aa, ijeoma nuoo. Onye nwe anyi dube unu.
Igbo noo ebe obula, Udo diri unu. Ka omumu onye nzoputa anyi bu Jisos mere anyi amara. Amara ya bara uba n'ebe anyi noo.
Kwezuo nuu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Onlytruth(m): 5:50am On Dec 20, 2011
Igbo mma mma nu! cool

Kwe nu!
Kachaa nu!
Rie nu!

Kwezue nu!

Nwanne unu bu Onlytruth na ekene unu wee na asi jidenu ka unu iji.
Aro 2011 na abia na ngwucha, o wee di nkpa na aga m arapuru unu obere okwu ndumodu.
Okwu ndumodu a ka anyi ga ebu n'obi wee mechie aro a, were kwa ya bata aro 2012.
Okwu a di nkenke.

Otu onye oke amamihe a n'akpo Machiavelli siri na mba obula ga aga n'ihu, ga ejikoriri aka ha, na obi ha onu.
O sikwara na otu obi bu ike mba ukwu obula. Otu obi ahu na ebido na ilu ogu megide atumatu nkewa obula, ma o sitere n'ezi, ma o sitere n'ulo.

Na mkpirisi, o siri na otu uzo di egwu, di kwa ire, isi merie mba obula, bu ibu uzo tinye nkewa n'etiti mba ahu.
Mba ndi meriri ibe ha na agha siteri na mgbe ochie, na eji nkata ojoo ahu we merie mba kariri ha.

O buru na enweha nkewa n'etiti mba obula, nmeri ha di nfe rinne.

Ya mere, umu nne m, onye ekwela ka onye obula tinye obi di iche iche n'etiti umu Igbo. Anyi nile ga ejiko aka we losu onye bula choro itinye nkewa na Alaigbo ogu. Anyi bu umunne ruo mgbe ebighi ebi.

Ana m ario chineke umu Igbo, onye debere anyi ndu n'oge agha, ka odebe anyi ndu ruo ogwugwo aro a, ma batakwa na aro ohuu. Amen.

Ndi n'eje njem, jeenu nke oma; latakwa nu n'udo.
Ekeresimesi oma nu o!

Igbo kwezuo nu! cool smiley cool cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:26am On Dec 20, 2011
Isee onlytruth
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElGuapo(m): 12:57pm On Dec 20, 2011
Umunne Biko bia nu tunyere nu Nwanne Unu nwoke vote ebea Biko kiss kiss kiss http://www.nairaland.com/nigeria/topic-826805.0.html
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:58am On Dec 23, 2011
Adaku adamma
Eh adaku adamma

Adaku adamma atachaala okporoko hewu chi m o
Ofe owerre m shiri, o miila ya aka
Ofe okazi m shiri, agbala uka

Adaku adamma hewu chim leee


Chei, egwu schoolu mgbe ochie cheesy

Faketan leee. Agaba gabaline 419! Elee gi ooo.
Biko puta na nwa mama na acho gi. Elee ebe Felicia nu?

@el guapo
Atunyere la m gi vote Kara aka. Ilezie Anya I ga ahu vote eji condom tuo. Owu m wink

Hapunu ekeresimesi o cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:15am On Dec 23, 2011
Toshnwanyi nwa ama ama, the crown prince of umunkpi. Anu a na- agba egbe o na-esi imi na gstring
. Tosh lekwa no felimbombo. Asi Feli no manchester. 07845ilef. Ihea bu no puru iche maka nchekwa. i gawa jide ego. Okwisiri imr credit eri oge iji gwuo ya wayoo laa america.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElGuapo(m): 2:47pm On Dec 23, 2011
toshmann:

Adaku adamma
Eh adaku adamma

Adaku adamma atachaala okporoko hewu chi m o
Ofe owerre m shiri, o miila ya aka
Ofe okazi m shiri, agbala uka

Adaku adamma hewu chim leee


Chei, egwu schoolu mgbe ochie cheesy

Faketan leee. Agaba gabaline 419! Elee gi ooo.
Biko puta na nwa mama na acho gi. Elee ebe Felicia nu?

@el guapo
Atunyere la m gi vote Kara aka. Ilezie Anya I ga ahu vote eji condom tuo. Owu m wink

Hapunu ekeresimesi o cool

Lmao -- Nwanne m Ibu Ezigbo Mmadu, Infact anam Enye gi Nwanne m Nwanyi n'Olulu maka nka -- Kama Jiri kwa Ya Easy with her make na Obu a Virgin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 4:28pm On Dec 23, 2011
kedu nke wu iji komdom atu vote? Toshman iga alakwa ihe nke a.

Ok ejikwa m komdom ewish onye obula happy ekeresimesi na afo ohuru. grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:50pm On Dec 23, 2011
El Guapo:

Lmao -- Nwanne m Ibu Ezigbo Mmadu, Infact anam Enye gi Nwanne m Nwanyi n'Olulu maka nka -- Kama Jiri kwa Ya Easy with her make na Obu a Virgin grin grin grin

Ala akwupula otele cheesy
El guapo, I wu nwa afo Igbo Kara aka! wink

Awu m virginu n. aha m wu virginus, Aunty m wu Virginia. E shi m Ohio gbara gawa Virginia ebe m na acho virgin Ibe m amaghi m na aga m ahu ya na nairaland ogbako Igbo. Ebewu!! grin

Infact mu na nwanne gi nwanyi ga akwari n'udo na oñu. cheesy

Presido
Onweghi ihe anaghi eji condom eme ugbua. Ihe a wu 21stcentury onweghi ihe di impossible. Infact o di ka imutala de way sef cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:32am On Dec 24, 2011
Darfur,aggy,ikomus, Tosh , el, presido na umu igbo nile, TAA bu ubochi ncheta omumu m. 27 solid years of ipayara ukwu, no shaking. Mmadu nile are invited, ebe o na- akpotu wu all seasons owerri. Onye na abia, o jide 'doncom' ya. Lolz I'm over excited and grateful to God for the gift of life, good health, family and friends.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:17pm On Dec 24, 2011
Ala Mbano!! shocked

Ify happy condom birthday.

Eji m birthday condom mu agbadata owerre taa. Kam choo flight ticket to IMO airport direct from Chinchi-n'ata Cincinnati.

Chere m. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 5:24pm On Dec 24, 2011
Ify happy g-string birthday. Nwee ezigbo anuri
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 8:02pm On Dec 24, 2011
ifyalways:

Darfur,aggy,ikomus, Tosh , el, presido na umu igbo nile, TAA bu ubochi ncheta omumu m. 27 solid years of ipayara ukwu, no shaking. Mmadu nile are invited, ebe o na- akpotu wu all seasons owerri. Onye na abia, o jide 'doncom' ya. Lolz I'm over excited and grateful to God for the gift of life, good health, family and friends.

Akwa mkpuru Obi m kiss kiss kiss kiss

Ubochi Oma ooo.
Agaghi m eru ulo na ekeresimesi a. Oyi ga atu m na afo a embarassed
Ya gazie o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 5:20pm On Dec 26, 2011

http://www.youtube.com/watch?v=xsuIrkg2rUA



This season ndi agadi nwoke ge zuo anu nime ite. lol.


Merry Christamas.

(0) (1) (2) ... (29) (30) (31) (32) (33) (34) (35) ... (198) (Reply)

The 250+ Tribes/ethnic Groups In Nigeria / Beautiful Faces Of Africa / If You Can Speak Yoruba, Talk It In Here!

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2014 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See Nairalist and How To Advertise. 64
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.