Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,194,149 members, 7,953,543 topics. Date: Thursday, 19 September 2024 at 06:39 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (301032 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (100) (101) (102) (103) (104) (105) (106) ... (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 5:22am On Dec 24, 2012 |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:40am On Dec 24, 2012 |
achi4u: Ihe meganu bu na uwa nacho 'ikpu' Owudi ugbua ka m ghotara ihe I kwuga! O kwa otu a ha shi na uwa kweshiri imebi nwanne unyahu? Chi m ashila ha na o ashi! O nwere ihe manu amaa anu na uwa ke anyi no na ime ya @Toshman Ichokwaghi isha ajuju m juru. Nsogbu adighu. O ri nma. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 8:26am On Dec 24, 2012 |
Sealeddeal: Ndi ikom no ebea,Umm!! Nwanne,how far ?? You should visit here more often. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:13am On Dec 25, 2012 |
Umunne m, anyi ga ahu na 2013. Nwa daddy, fake, dalu nu. Nke onye na-eme Uche ya dikwa ya. Gbado nu anya maka ndi ufu öbi, ndi omekaome,ndi ekperima na ndi nto. Ya gazie. 2 Likes |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by SeunPlus(f): 1:10pm On Dec 25, 2012 |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:43pm On Dec 25, 2012 |
Happy Xmas ndiigbo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 5:33pm On Dec 25, 2012 |
ekeresimesi oma oooo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 6:11pm On Dec 25, 2012 |
Hey Marriott merry Xmas Maria+Otele=Marriott |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 6:37pm On Dec 25, 2012 |
otele: Hey Marriott merry Xmaslol, merry christmass... I ga agbakwara m christmass? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 6:47pm On Dec 25, 2012 |
Why not Maria, achoro m ka ihapu toshman. Achoro m ka iburu Onye nke m. Nani m. Imara mma |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 6:58pm On Dec 25, 2012 |
otele: Why notmana.... |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:05pm On Dec 25, 2012 |
What is mana? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 7:06pm On Dec 25, 2012 |
otele: What is mana?mana is but in english |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:13pm On Dec 25, 2012 |
O okay my love But what? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:19pm On Dec 25, 2012 |
Anyi ga agbakwa "azonto with a happy ending" You get what I mean |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 7:29pm On Dec 25, 2012 |
otele: O okay my loveahuru m Tosh n'anya nke ukwu. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 7:30pm On Dec 25, 2012 |
otele: Anyi ga agbakwa "azonto with a happy ending"mba, amaghim |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:34pm On Dec 25, 2012 |
Maria-Goretti:Tosh wu ashawo ( agwakwala ya ) Maria-Goretti:Juo Ify ihe "azonto with a happy ending meaniri" |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:12pm On Dec 25, 2012 |
Umu nneji, ashim ka m kele unu o! Ekeresimesi oma o! Onye obuna chimanu nwee obi anuri. Kporimanu rijuonu afo o. Ify, ashikwa m kele gi o. Happy bday na arias o. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:12am On Dec 26, 2012 |
Alicho merry Xmas |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 12:58am On Dec 26, 2012 |
SeunPlus:O ofufu di ihe a |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 6:03am On Dec 26, 2012 |
Umu-Igbo,unu atafokwaalu m' anu ?? Merry Christmas to you all. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 6:09am On Dec 26, 2012 |
NRI PRIEST: Umu-Igbo,unu atafokwaalu m' anu ??lekwanu anya, O nke ataforo atafo ka i choro? Olekwanu nke i gburu? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 9:52am On Dec 26, 2012 |
Maria-Goretti:Nri_priest gburu oke ehi,onye gi,iga atakwa? Otele hapu ife maria ka ozulike n'uguru a! Ify happybday,odika amukoro gi na onyenweanyi? umuigbo happy okoro shibe ite |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ifyboy1(m): 12:43pm On Dec 26, 2012 |
Nne kedu? Happy ekeresimesi. Amam na ino ofuma.mgwanu gbadokwa anya |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 1:42pm On Dec 26, 2012 |
Ifyboy!:onye bukwa ifyboy? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:28pm On Dec 26, 2012 |
merry xmas ndi nkem nke a wu cardi mu na onye nkem ji ekele unu
|
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:32pm On Dec 26, 2012 |
Alicho:adaoma kedukwanu ajuju ijuru m? otele, ahurur m aka oru gi i hope na iga eji agwa ojoo ndia chuo afo. maka na 2013 agaghi m eme tolerate ndi nnapu biagidere my Merry-Maria, smiling beauty. my Dark Angel okay o |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 8:43am On Dec 27, 2012 |
Maria-Goretti: Anoro m' na uno and ejelu m' olu mbosi Christmas. Ama m' na I gbalu ofuma. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 8:44am On Dec 27, 2012 |
toshmann: merry xmas ndi nkem nke a wu cardi mu na onye nkem ji ekele unu I will advice you to hold tight to ur day job...lol |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 9:41am On Dec 27, 2012 |
toshmann: merry xmas ndi nkem nke a wu cardi mu na onye nkem ji ekele unu Tosh, I bidokwala ise ihe iberibe gi a ozo? Ndumodu m na enye gi bu gi dokaakwa cardi ahu ugbua maka nwuye gi hu ya I nwuola. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 10:24am On Dec 27, 2012 |
odumchi: Falls from tree! |
(1) (2) (3) ... (100) (101) (102) (103) (104) (105) (106) ... (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 19 |