Nairaland ForumWelcome, Guest: Join Nairaland / Login / Trending / Recent / NewStats: 1076539 members, 1264735 topics. Date: Wednesday, 19 June 2013 at 10:55 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (75579 Views)
Who Is An Igbo/what Makes Someone An Igbo? / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (1) (2) (3) (4)
(0) (1) (2) ... (98) (99) (100) (101) (102) (103) (104) ... (167) (Reply) (Go Down)
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Eze Promoe: 5:48pm On Dec 22, 2012 |
Antinje, Ebe n'uwa nkea ka ijeru ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:24pm On Dec 22, 2012 |
Igbo m na ahu ebe a kiriri m. Is Ify getting married? Chei, poor pres-elect! ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:29pm On Dec 22, 2012 |
Maria Goretti ![]() Photo gi nke ugbu a wu ihe Ana akpo "never-let-go" mba mba mba agaghi m ekwe ![]() I want Maria G. Ify nyeghachi m ego m nyere gi maka itisa Maria na tosh. Nyeghachi m ya ka m nye Onye ozo ga aru de job. O my ! Lekwanu mma o. ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:48pm On Dec 22, 2012 |
Maria-Goretti: Yes, Ify wepuru mu na my loving Maria Anya Biko ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:03pm On Dec 22, 2012 |
Maria bu ugegbe O mara mma nke ukwu O makariri apunanwu ma na o na-apukwa na anwu Maria makariri mamiwater ma Maria bu so mmadu mmadu Ihe Maria ji maa mma di ya obara Maria bu achalugo Maria bu ada Igbo ji eme onu Maria onye ji gi ji mma Maria onye ji ji mmadu |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nwa-uwa(m): 8:21pm On Dec 22, 2012 |
Faketan, bobo nkiti. O Maria no on board now? Kedu ikomi, Presido, nnenneigbo and co. Ify ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:23pm On Dec 22, 2012 |
nwa-uwa: Romeo aka nwa-uwa, ekenekwa m gi. Kedu ka eke si anya anwu na Obodo Fernando? Nwanyi alakuba gikwanu? Nnooo! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nwa-uwa(m): 8:32pm On Dec 22, 2012 |
Fake nkea i n'akpo m Romeo udo adikwa excess? ima na besides okuko igbo and ndi otu a, ihe ozo mlike bu excess udo. Kedu maka nightnurse Fake de fake. Boys akpago ike na threadia. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:41pm On Dec 22, 2012 |
nwa-uwa:Ichezogo na matara na nwauwa bu Romeo. Rapu okwu. Nightnurse luru di eri oge. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Maria-Goretti(f): 8:50pm On Dec 22, 2012 |
agabaI23: Maria bu ugegbe*blushing* dalu so! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 9:11pm On Dec 22, 2012 |
Hia ![]() Ihe megakwa na threadia. Agaba has joined in the fight for Maria. Adikwa m ready. Maria+Otele= Marriott ( ebe anyi ka añu mmanu añu onwa) NB mmanu añu onwa= honeymoon ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 10:08pm On Dec 22, 2012 |
otele: Hia ![]() ![]() ![]() ![]() [b]Achiriott nko[\b] |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 10:10pm On Dec 22, 2012 |
nwa-uwa:ndi ochie abiago ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:15pm On Dec 22, 2012 |
Hey Nwa . LOL @ ndi "otu a na okuko igbo" Nna men, ihe emegokwa na threadia: Nnenneigbo V presido/Romeo/Otele Ghettochyk V ikomi Faketan V nightnurse/ Fesse V Romeo Chibaby V chinenyeM Darfur na ify for lyfe Tosh V anyone, anything. Anywhere. Oziomatv, Ynot, echelon, youngies, elos agos na all the oldies na threadia, one love and happy holidays! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:16pm On Dec 22, 2012 |
Maria-Goretti:Werechaa nne. Ekwuru m eziokwu. O bughi onye kwuo eziokwu panti ya adokaa |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 11:41pm On Dec 22, 2012 |
achi4u:Achi+ Maria= achigharia ogbaaghara ![]() ifyalways: ![]() Ashawo wu ihe ojooo ![]() Amaghi m ihe Maria huru na ahu Onye ara ahu. Meanwhile Ify elee ego m ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:33am On Dec 23, 2012 |
otele:otele,oge eruola mgbe aga enye gi poison ify, kedu ihe ina eme na garden park owerri? ify, kedu ete ishi mara ihe garden park wu all about? ify m na enyozi gi enyo ugbua. baby oku . . . . . okwa ndi kidnap agidela darfur, ha si gi bia gbaputa ya with 11 naira 50 kobo. price tag etinyere n'ishi darfur wu 11 naira 50 kobo |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Eze Promoe: 6:38am On Dec 23, 2012 |
Otele, nro amu anya aro adighi mmadu di ka gi mma n'aru Tosh, amam na Maria n'enye gi love a out of pity Agaba, kedu ihe bu ebum n'obi gi Maria, biko emezina Tosh onye nzuzu, gwa ya nke bu eziokwu |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:43am On Dec 23, 2012 |
Ebum n'obi m bu e promote gi |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 7:52am On Dec 23, 2012 |
ifyalways: Hey NwaNdi megoro ihe na threadia.unu diegwu |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 7:55am On Dec 23, 2012 |
agabaI23: Ebum n'obi m bu e promote giOnwere asa gbara? biko e needirim promotion nkem. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Eze Promoe: 8:16am On Dec 23, 2012 |
agabaI23: Ebum n'obi m bu e promote gi ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:30am On Dec 23, 2012 |
achi4u: Onwere asa gbara?Ga zaanu Achi promoe |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Sealeddeal: 1:27pm On Dec 23, 2012 |
Ndi ikom no ebea,Umm!! Umu inyom,Omoo!! O bu ka anyi si ekwu ya oge gboo. Daalu nu oo! Ka ekeresimesi a na-abia n'iru dichasiara anyi niile mma,Amen! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:45pm On Dec 23, 2012 |
toshmann:LOL Tosh kwuo eziokwu, owu taa ka i bidoro "inyo" ify? I na-enyo m ma m gawa isa ahu. I na-enyo m ma m na Darfur noro. I na-enyo m mgbe nile, ebe nile. Ajuju m bu, gini ka I nyoputere, Mr onyokometer. ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nwa-uwa(m): 3:33pm On Dec 23, 2012 |
Ifyyyyy, i will not be around echi so happy birthday in advance . Any show for boys?Fake, i ga anata igbo? |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 3:54pm On Dec 23, 2012 |
nwa-uwa:Fake no on ground. Buru bia! Ify, Happy birthday in advance! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Maria-Goretti(f): 4:09pm On Dec 23, 2012 |
when is the birthday o? |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 5:02pm On Dec 23, 2012 |
Maria-Goretti:Echi Bia ka anyi soro gaa nne |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:05pm On Dec 23, 2012 |
ifyalways: LOLEnwere ihe inwere Maria n'enweghi? Ara Maria kwu oto, nke gi Dara ka slippers ndi aboki. Abiakwa na "that side" nke Maria ka nke gi mma ![]() Elee ete m ga eshi ahapu Maria di fresh ga nyowe Ify birila London, Rome, Spain, Amsterdam, Frankfurt, Portugal etc ALONE nani ya . Ihula nwatakiri enyere ice cream ya asi na Orji Hausa ka ochoro ![]() Maria m wu ice cream Ify wu gworo ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:10pm On Dec 23, 2012 |
agabaI23:Bia faketan o di ka imaghi ebe Felicia nu? Ichoro nwayi ga abiara gi birthday, imaghi address felimbombo? Anuru m na feli bizi na croydon. Uzo ebe Ify bi mgbe a chupuru ya from apartment enyere ya na thamesmead. Gaa kporo Felicia. Hapuru m Maria. Gini wu di ihe a na threadia sef Anya Onye obula nu na otu asampete m a. Why? Hapuru nu m ya o. M ga egbekwere unu ogwu oke o. ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:11pm On Dec 23, 2012 |
toshmann:Ujo abiala gi Tosh onye nkem? Ujo atula gi, naani ka m na ya soro gaa birthday. O nweghi ihe ozo. A huru ka isi gbachi ndi ozo nkiti, ozigbo m tinyere onu, oku abaa gi ahu ![]() Feli na-acho gi baad. O si na i ka ji ya ugwo. O gbakwaragi report na Police. Asiri m ya ka m kwuoro gi ugwo ya aju. O di ka o choro ka I kwuo ya ugwo in kind ![]() |
(0) (1) (2) ... (98) (99) (100) (101) (102) (103) (104) ... (167) (Reply)
Pictures, Slight And Sound Of Northern Nigeria. / The 250+ Tribes/ethnic Groups In Nigeria / American Women That Marry Nigerian Men
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health Links: (0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) Nairaland - Copyright © 2005 - 2013 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See Privacy Policy & Nairalist. 184.73.7.143 |