Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,151,293 members, 7,811,882 topics. Date: Sunday, 28 April 2024 at 10:07 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292005 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (202) (203) (204) (205) (206) (207) (208) ... (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AngelBossZonke(f): 12:10am On Dec 07, 2014 |
My bf is igbo and m south african .......... If I we're 2 choose my roots or Ancestors I'd definatly Fly 2 Naiga. &settle 4 IGBO . I wish I could ryt in igbo !guys daalu 4 makin me feel like I belong# 2thdecember naigeria here I come 8 Likes 1 Share |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 5:26am On Dec 11, 2014 |
O nwere onye maara ka esi ekele madu 'kedu' na olu ndi Ikwere? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:50pm On Dec 12, 2014 |
OdenigboAroli na Umuoji nya bu na ibu ajor mmadu, ihe di etua na aga na NL mana imelo kam mara, nsogbu adiro maka mgbe onye ji teta bu ututu ya?? Eeeeeh, nnukwu nnam bu Amuruonyenego si na ''ya nwanyi dina ma ya na ozo di n'okwu". Ndi Igbo mma mma nu, nuoo nu, rie nu, mou nu, zuo nu, anyi ga adi ka echi maka echi adighi agwugwu, Nnukwu nnam bu Adizue Onedibe si na "anyi gana ayi ka Aturu mana onwu na egbu Aturu agaghi egbu anyi" Eji m ohere na ekene ezigbo nwa afo Igbo obuna, ma ndi aburo ndi ma site na anum di na nwunye ha cha soro zaba ndigbo, ihe mere nu bu agam akwusikene okwum ebea maka ndi be anyi si na ogonogo okwu adiro na uka mgbede, kama chifo ka Okuko nwe di... Buddah Monk si Okija eje, 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by breadplanets(f): 6:40pm On Dec 15, 2014 |
Anam ekele kwa ooo. Ya gazie.... |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:52am On Dec 22, 2014 |
bikonu, unu huru ify m ifyalways nke m huru n'anya kedu gi? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:54am On Dec 22, 2014 |
breadplanets: ndewo, nwanne anyi nwayi, anyi ekelekwaaa gi |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:56am On Dec 22, 2014 |
preselect:Aruba Ify Bobo nkiti. Oji isi karia umunna. Ekeresimesi oma. Toshman, ala wu otu incorporated. Afo agwula o |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 3:13pm On Dec 23, 2014 |
BuddahMonk: Alusi Okija,nnaa kedu ife na afio? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 3:14pm On Dec 23, 2014 |
ifyalways: Nwada,kedu ebe itinyezii isi ? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 3:48pm On Dec 23, 2014 |
Ndigbo Hiiiiiiiiiiii Ndi "otu a" were nu ekene 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:10pm On Dec 23, 2014 |
romeo:UsuRome. Nke a wu anya gi?Ekeresimesi oma. OdenigboAroli: Eze nmuo, achiba m ukwu n'uno small mana o nwero o. Udo di excess. Kedu maka ogoli gi? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 4:44pm On Dec 24, 2014 |
AngelBossZonke: So your enjoying Igbo dick ...welcome Amu igbo Asoka.. juo ese 2 Likes |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 4:49pm On Dec 24, 2014 |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 4:50pm On Dec 24, 2014 |
Ify,Ogoli m'bu so mma. Odika ike Nairaland agwubago gi ? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:05pm On Dec 24, 2014 |
Nwanne'm, ife nmadu mee for aro isato. No pay, ike kwesili I gwu m now. M na ede, Seun a na agu ego ya. Lol Efe adiro. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:08pm On Dec 24, 2014 |
Odumchi, ChinenyeM, Andre Uwe, Presido, skimpy Chyk, Youngies, Tony na enyi ya nwoke aha ya di "behuge" , Toshman, Okija, onye elu na onye ala, Ekeresimesi oma. 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lilimax(f): 11:17pm On Dec 24, 2014 |
Umuigbo no na Nairaland, a na m ekele unu n'ile na asi unu ekeresimesi oma. Ka afo 2015 na-abia abia botara anyi ezigbo ihe- oganiru, aruike, udo na onu... diri gawazia. Never forget the reason for the season-Jesus Christ . 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by christopher123(m): 2:08am On Dec 26, 2014 |
ifyalways: Nne ibiakwa . ala m nkwu utu na ekwe m |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tandj: 9:35am On Dec 30, 2014 |
w. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:15am On Jan 01, 2015 |
Otu ocha kwenu; yaaaa Mbano kwenu; yaaaa Imo state kwenu; yaaaa Igbo kwenu; yaaaa, kwenu;yaaaaa, kwezuonu yaaaaa Umunnem lee, ya gazie na ago nke a na abia abia |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 7:25am On Jan 01, 2015 |
ifyalways:Umuoma Ndiigbo Ana m ekele oo. Ka afo a buru anyi afo oma...iseeeeeeee 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IFY124(f): 12:32pm On Jan 01, 2015 |
Daalu nu umunnem. Nnoo nu na afo ofuu anyi batara! Afo a ga amakalisi ibe ya. Anuli, udo na ifunanya ga adi na ndu anyi na obodo anyi. Iseee! Ekene diri Olisa onye mere ka anyi sonye na afo ofuu a 2 Likes |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Daniceasarb(m): 4:08pm On Jan 01, 2015 |
Unu nde wooo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 10:33pm On Jan 11, 2015 |
kpom kpom kpom. . . . onye nu ya? enwere onye nu ebe a o? 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by StanleyDivine(m): 6:27am On Jan 12, 2015 |
Igbo bu igbo ekelem unu ooo! Ojere mba anu juru akpa ndi onyere yere ya. Ndi be'anyi zuru Ka eme. Dalu nu rienne. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:29pm On Jan 14, 2015 |
Ekele m Ndi nwem! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:32pm On Jan 14, 2015 |
preselect:Batawa. nno nwannem. O ndi banyi n'ebe a |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by cheruv: 5:34pm On Jan 18, 2015 |
umu Igbo ndeewo nu aham vü cheruv..nke pütara oje ozi Chukwu.a büm nwafö Abia mana ebim n'owere.e kwenyerem n'idinotu na oganïhü ala Igbo anyi. Anom na site mgbasaaka juru uwa a mana nke a agaghi egbochim ikele ndi bidoro erï a! ozokwa, Ndeewo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 7:45pm On Jan 22, 2015 |
romeo: ka m ga specsavers ga test eyesight m. hmmmm Romeo the Romeo still dey. Nno nnam |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 7:47pm On Jan 22, 2015 |
ifyalways: Ify m, keekwanu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 1:29am On Jan 23, 2015 |
Ka aro nkaa bulu aro umunwanyi ya ekweta na polygamy...lol 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 5:31am On Jan 23, 2015 |
OdenigboAroli:amiii oh, chukwu meekwa ebere ka polyandry biakwa ka udo di. Amam na umunwoke egwu anighi atu, nnujuru mmiri ara afo agaghi asi mba |
(1) (2) (3) ... (202) (203) (204) (205) (206) (207) (208) ... (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 28 |