Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,153,845 members, 7,820,943 topics. Date: Wednesday, 08 May 2024 at 04:22 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (21936 Views)
Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (8) (9) (10) (11) (12) (13) (Reply) (Go Down)
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 10:28pm On Jan 22, 2015 |
asadike: Okwu gi kwu oto ka amu Obinna.. kwuru oto ka ara 6 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ignis: 10:32pm On Jan 22, 2015 |
GEJ ka anyi ga eso Obu gini ne me eba? akwum GEJ na azu.... onye ugwu ma obu ewu hausa agalo shi Nigeria. Chukwu napukwa ekwensu ike. 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 10:39pm On Jan 22, 2015 |
meforyou1:Ara odi gi?? OP si gi dee ya n'Igbo! 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Okeikpu(m): 10:41pm On Jan 22, 2015 |
tonychristopher:Ajo-anu....wetin dey appen? Inozikwa ndu.. ..ole nke maganu (⌒▽⌒) |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 10:42pm On Jan 22, 2015 |
reezee:chei..your script is anything but translated! oya,gawa n'ihu..o nweghi onye kporo unu ebe a 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Balkan(m): 10:45pm On Jan 22, 2015 |
OrlandoOwoh:kedu alika nekwu okwua? |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 10:46pm On Jan 22, 2015 |
[quote author=M17 post=30021401][/quote] Enyi suo ya n'Igbo! |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Okeikpu(m): 10:46pm On Jan 22, 2015 |
Abagworo:Akpa_amu ⊙︿⊙ |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 10:49pm On Jan 22, 2015 |
ccollins:koro inyo puom n'akuku! 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 10:55pm On Jan 22, 2015 |
ccollins:onye dere inyo a nom n'elu amaghi alanna ya |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Okeikpu(m): 10:57pm On Jan 22, 2015 |
Okeikpu na ekele unu n'ile..... Nke onye na eme ya Jisie ike.... Ma ndi oshi ma ndi ama.....nke onye na eme ya zolue throttle na isi...(´・_・`) |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 11:16pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa:emiye o yiri gi aha Igbo eleghi anya o vu nwa ofe n'akpaghari ka udele ebe a 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by manny4life(m): 11:27pm On Jan 22, 2015 |
Chai... This thread is too funny. 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 11:32pm On Jan 22, 2015 |
Okeikpu: Nna.. ebe ka ino? Echekwam na ikpu oyibo oji ka oke Nna m adim mma |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Unemadu: 11:45pm On Jan 22, 2015 |
Abagworo: Onye ashi ibiana? Nno 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by cheruv: 11:45pm On Jan 22, 2015 |
OrlandoOwoh:n'aziza mba mba mba o nweghi amusu anyi vu 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim: 12:35am On Jan 23, 2015 |
asadike: Amen. ya gaziere gi adaoma. Obi di m uto nke ukwu. Igbo mara mma ooooooooooooo. 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Jossyx(m): 12:51am On Jan 23, 2015 |
honourhim:Ofuma 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 12:56am On Jan 23, 2015 |
cheruv: anulam nwunne . biko bido nu ubochi tata agama asugide igbo tupu onye nzoputa abia ozo. 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M4gunners: 12:57am On Jan 23, 2015 |
honourhim:Nna hapu godo ihe gbanwe i nako! Onye ah, bu onye ojor. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Aegon(m): 1:11am On Jan 23, 2015 |
Eziachi:Rochas n'acho nke sooso ya n'ezi nulo ya. Rochas putara n'etiti ndi ugwu izo primary. Ndi Yoruba eweighike ikwado ya. Ya mere m ji na'ekwusike na Jonathan karanyi nma. Jonathan were ndigbo gba onweya gburugburu. Aunty Ngo, Nnayiukwu Pius, Nwa Amadi Peter Obi, Ihejirika bu soja na ndi Nile no n'okwa di ukwu n'bodo anyi. Ndi Yoruba n'eweiwe na ndibanyi no n'ochichi Jonathan ri nne. Ya mere ha achoghi iji anya na nti nu Na Jonathan bara ochichi ozo. Ha ji otutu ihe we n'ebu agha ye Jonathan. Ile anya na THE NATION NEWSPAPER bu nke Tinubu n'onwe ya, Sahara Reporters, Ha n'ede ka ha megide Jonathan. Ndi Uka eso kwa n'eji uka eme Campaign. Ndi ofemmannu nwe Redeemed ji uka ha emere Osinbajo campaign. Ya kam Ji si Jonathan kara ndigbo nma. Ochu okuko nwe ada, nwaokuko nwe nwenwe oso. Umuigbo Ndewo nu. 6 Likes 1 Share |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M4gunners: 1:22am On Jan 23, 2015 |
kay1one:Eze ndi ugwu ne gbu nmadu, AKA bh. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M4gunners: 1:34am On Jan 23, 2015 |
emiye:Keh ka Ebele isi bu diokpara ekwensu? |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Abagworo(m): 1:49am On Jan 23, 2015 |
Aegon: We gain nothing lying to ourselves. Father Mbaka abughi onye Yoruba kama okpebiri ikwu eziokwu nwere onwe ya n'agbaghi na nwunye Jonathan mere ya offer ego. Mu onwe m bu Abagworo bu onye eziokwu gbasaru ihe Igbo. Peter Obi gburu ndi massob maka onye mbamiri but onye mbamiri agaghi egbu ndi mend maka ndi Igbo. Buhari ka Jonathan ma nma nwoke. Ka ya nwe obi ike(courage) i ji chia Nigeria nke oma. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 1:56am On Jan 23, 2015 |
asadike: Iwe lkpocha ufodu Nd'igbo mana hapu ndibem bu ndi Anioma. Obu maka anyi no na Delta ka ijina kpokwa anyi afa? Mana okwu gi dikwa nma. Mana oge ozo iga akpo ndi Igbo nile biko chetakwa maka umu nwanne gi no na Delta bu kwa Nd'Igbo. 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shineeye: 2:12am On Jan 23, 2015 |
tonychristopher: |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 2:26am On Jan 23, 2015 |
Buhari ka anyi ga eso. ịgbanwe obi gị, ọ bụghị akaha. Igbo ga-ekpe nke ọhụrụ government in 2015. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 2:28am On Jan 23, 2015 |
M4gunners: ekwensu bụ ekwensu , ọhụrụ ma ọ bụ agadi |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 2:30am On Jan 23, 2015 |
m eweta ezi akukọ gị niile. GMB 2015 |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 2:38am On Jan 23, 2015 |
OgologoDimkpa: Asụsụ ebe a bụ igbo, m na-edetara ya dị ka ihe kasị mma ka m nwere ike. Gbaghara m njehie, ma ihe mere m |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Akainzo(m): 3:06am On Jan 23, 2015 |
castrogee: Yet the same set of people queued up to vote Yar'adua a man that FULLY IMPLEMENTED Sharia while ignoring Odumegwu Ojukwu. It is on record that the Sharia implementing Yar'adua defeated Ojukwu in each South Eastern state in the 2007 elections, what was the aboki's selling point then? Or was Ojukwu not an Ndigbo when you all abandoned him to follow the aboki? 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Remarkable: 3:59am On Jan 23, 2015 |
Buhari o wu aha mmadu? Kedu ihe bu buhari? 1 Like |
(1) (2) (3) ... (8) (9) (10) (11) (12) (13) (Reply)
How Funmilayo Ransome-Kuti Sacked The Alake Of Egbaland In 1949 / Ahmad Bamalli's Installation As Emir Of Zazzau In Pictures / African History And Spirituality
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 34 |