Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,151,108 members, 7,811,120 topics. Date: Sunday, 28 April 2024 at 12:24 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (210) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291942 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (207) (208) (209) (210) (211) (212) (213) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:32am On Mar 14, 2015
ifyalways:
Ele nwa Darfur?

Bia ka Ify meruo gi aru,badlly.

A dim karid.choi. Okwa n'abalia

ify m o
ify m o
ify m o, olee ebe inu?
cheesy

Ebelebe Igba!
Ebelebe Igba!
Ebelebe Igba Igba Igbakirigba cheesy cheesy cheesy cheesy

o set-iala nu ooo. . . . . . . ekwe nche
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:42pm On Mar 14, 2015
Ekwe nche a wughikwa nke nta.

I miss Owerri. Mgbe Ify na-akpa ike cheesy

Darfur onye apari. I landi go ka land rover ngwa ngwa

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:13pm On Mar 14, 2015
chai!
o ihe a na-eme ebe a?
E speakilekwe maka na odigo oyi! Confuse ga dimakwa!


A nowaa m ike!

Unu ji ego oburu nsi a 'finance' love nwanyi no na di? Anya m ahula nti m. Chere ka m kpoo oyoo ya maka na agwo otu nye huru na agho eke.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:42pm On Mar 22, 2015
ifyalways:
Ekwe nche a wughikwa nke nta.

I miss Owerri. Mgbe Ify na-akpa ike cheesy

Darfur onye apari. I landi go ka land rover ngwa ngwa

Ifycratic ifylastica!! Itoro na owerri? Chei! Idi sure na m jam-u-beghi gi before na joint.
I ma nda letti? cool

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:44pm On Mar 22, 2015
mercylicious:
chai!
o ihe a na-eme ebe a?
E speakilekwe maka na odigo oyi! Confuse ga dimakwa!


A nowaa m ike!

Unu ji ego oburu nsi a 'finance' love nwanyi no na di? Anya m ahula nti m. Chere ka m kpoo oyoo ya maka na agwo otu nye huru na agho eke.

Mercilicious, darfur (pres-elect) ji ego oburu nshi achu ify grin

Meanwhile mercilicious, aha gi di ka aha onye otele ya buru ibu well well cool
How far na cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:45pm On Mar 22, 2015
Chei, efuola m. Owukwa n'ime ulo uka ka m nu na e-post-ughari up and down na nairalandi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 9:39pm On Mar 24, 2015
olee ify? angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:49am On Mar 26, 2015
toshmann:


Ifycratic ifylastica!! Itoro na owerri? Chei! Idi sure na m jam-u-beghi gi before na joint.
I ma nda letti? cool
I na aju-aju. Early mo-mo rice na nke " Nda leti" bu the way then. A gakwaram way " aka shimmy" too.
A garam school na Owerri Tosh. My crew then kpara ike na Owerri. Lolx

Ala Owerri ri nma Biko.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:51am On Mar 26, 2015
mercylicious:
chai!
o ihe a na-eme ebe a?
E speakilekwe maka na odigo oyi! Confuse ga dimakwa!


A nowaa m ike!

Unu ji ego oburu nsi a 'finance' love nwanyi no na di? Anya m ahula nti m. Chere ka m kpoo oyoo ya maka na agwo otu nye huru na agho eke.
Mercy onye ashiri.
Nwanyi Otele ukwu. Onye juru gi? cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:53am On Mar 26, 2015
preselect:
olee ify? angry
Papi kiss cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:38pm On Mar 26, 2015
ifyalways:

I na aju-aju. Early mo-mo rice na nke " Nda leti" bu the way then. A gakwaram way " aka shimmy" too.
A garam school na Owerri Tosh. My crew then kpara ike na Owerri. Lolx

Ala Owerri ri nma Biko.
I mean-iri ihe a. So iwu ala owere. Etoro m na owerri. Mana agaghi m school na owerri.
Kedu school igara? Oji mgbo, egbu girls, akwa nkuwa girls, emekuku ka owu uratta?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:29am On Mar 27, 2015
toshmann:

I mean-iri ihe a. So iwu ala owere. Etoro m na owerri. Mana agaghi m school na owerri.
Kedu school igara? Oji mgbo, egbu girls, akwa nkuwa girls, emekuku ka owu uratta?
Otondo Tosh.

A garam Owerri girls for some years maka na a churu m achu from ulo akwukwo m na Onicha grin (a kuru m head girl ihe embarassed ) . A gakwaram nursing school na Owerri ,Amaigbo sha.

Tosh,a kpara m ike then oo. cheesy Azu anu word, iru ege nti cheesy

Chai, thank God for marriage, children. Ify ga emecha na uwa Jisos-a cool-ue down?
Ekwe nche ! cheesy

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:21pm On Mar 27, 2015
ifyalways:

Otondo Tosh.

A garam Owerri girls for some years maka na a churu m achu from ulo akwukwo m na Onicha grin (a kuru m head girl ihe embarassed ) . A gakwaram nursing school na Owerri ,Amaigbo sha.

Tosh,a kpara m ike then oo. cheesy Azu anu word, iru ege nti cheesy

Chai, thank God for marriage, children. Ify ga emecha na uwa Jisos-a cool-ue down?
Ekwe nche ! cheesy

Chei, Darfur miss road no be small grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:46am On Mar 28, 2015
toshmann:


Chei, Darfur miss road no be small grin grin

angry angry angry angry angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:46pm On Mar 29, 2015
PDP. . . Power!

Rigger jam rigger. SAI GEJ.

Umunnem owu Jonathan on board. Tosh, Jona merie E, a gam a kwuru gi ugwo umu mgboto ato. Point and kill cheesy

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:33pm On Mar 29, 2015
ifyalways:
PDP. . . Power!

Rigger jam rigger. SAI GEJ.

Umunnem owu Jonathan on board. Tosh, Jona merie E, a gam a kwuru gi ugwo umu mgboto ato. Point and kill cheesy

Eeeh shocked

Ka m baa rigging mode osiso cool
Chei, mgboto ato from ify no be joking matter angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 11:48pm On Mar 29, 2015
bia ify, i si gini? angry
i hope na owughi ahu gi ka ichoro inye onye ara a a-na akpo toshnwayi? angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:53am On Mar 30, 2015
Igbo bu Igbo, ututu oma nu ooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 8:06am On Mar 31, 2015
Igbo mma mma nu o. Ekele m onye n'ile.
Ntunye aka a (election) apuputago m na nairalandia.
Dika Osiri wee diri ugbua, unu ahugo na efego nza, nza wee ma Jona grin, ugbua ka anyi gikoo aka tunye Jona na mmiri ka olaba Otuoke na Ijaw. Ngbe na odighi nke ometere, gini mere na ogaghi Ida? grin
Mgbanwo ka anyi choro.

Ifyalways Ada Oma na Mbaise.
Agaba123
Tosh nwanne
Birikwanu!!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 2:46pm On Mar 31, 2015
oziomatv:
Igbo mma mma nu o. Ekele m onye n'ile.
Ntunye aka a (election) apuputago m na nairalandia.
Dika Osiri wee diri ugbua, unu ahugo na efego nza, nza wee ma Jona grin, ugbua ka anyi gikoo aka tunye Jona na mmiri ka olaba Otuoke na Ijaw. Ngbe na odighi nke ometere, gini mere na ogaghi Ida? grin
Mgbanwo ka anyi choro.

Ifyalways Ada Oma na Mbaise.
Agaba123
Tosh nwanne
Birikwanu!!!

kedukwanu nke buhari metara mgbe ochiri na mbu. nna m gwara m na omeshiri ndi igbo ike oge ochiri na mbu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:28am On Apr 01, 2015
chei!!!! ala akwupula otele grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:06am On Apr 01, 2015
oziomatv:
Igbo mma mma nu o. Ekele m onye n'ile.
Ntunye aka a (election) apuputago m na nairalandia.
Dika Osiri wee diri ugbua, unu ahugo na efego nza, nza wee ma Jona grin, ugbua ka anyi gikoo aka tunye Jona na mmiri ka olaba Otuoke na Ijaw. Ngbe na odighi nke ometere, gini mere na ogaghi Ida? grin
Mgbanwo ka anyi choro.

Ifyalways Ada Oma na Mbaise.
Agaba123
Tosh nwanne
Birikwanu!!!
O di ka inujuru orijin afo?
Buhari enweghi ihe oji abia
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 5:38pm On Apr 01, 2015
Ndi be anyi ekenem unu. Daalu nu. Amam na aru di onye obula. Maka ndi mere ka thrtead anyi ghara I bu ihe kuru afo n'ala, asim ka chineke gozie unu. Bia agaba wink ichefualanum okwa ya. Kedu onye no on board ugbua grin. Alubam smiley wink. @ Toshman isi na ibi owerri ikwa. Agaram akwukwo n'ala owerri. Olee kpa iri. Maka ndaa letti,nwanyi ahu wu onye ama ama n'ala owerri kpa grin. Umu akwukwo nwere carryover ebe ha na aga na nke ndaa letti cheesy. @ify nwanne, how far, amam n'aru di.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:59pm On Apr 02, 2015
Skimpy,
Etoro m na owerri nu. Awu m akirika ala owerri. Mana agara m ulo akwukwo secondary na Okigwe, gaa mahadum na Calabar.

Emechakwara m gaa mahadum na Obodo Eliza, mana ugbu a awu m enyi umuagbogho cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:13am On Apr 04, 2015
Toshmann afo anu grin

Buhari biaziri buharia onodu.

No mgboto for you.

Ntor tongue

Ndo cheesy
Ozioma, ndeewo.
Darfur, no ji nwoke m.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:39pm On Apr 05, 2015
Ify biko elee asa m? angry
Kemgbe Buhari jiri bute change ya, muwa wi toshmann nwa mama i wan change asa too. For nearly 6 months now nwa mama enwebeghi time iga downtown legharia anya.

Anyways, m ga aga Las Vegas this summer. Anuru m na nkeghari anya nke ha wu highest. cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by JustCare: 4:20pm On Apr 05, 2015
Igbo kwenu!

Mbaise naw mmadu mma Emma nu oooo.

Abum nwafor Ahiazu cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:42pm On Apr 05, 2015
Ndewo nwanne mmadu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:27pm On Apr 12, 2015
Kpor kpor Kpom n'ebe a.

Toshmann.
Skimpychick
Preselect
Justcare
mercylicious
Oziomatv

Onye elu,na onye ala, Ifi shiri rice ofe akwu and y'all are invited. tongue cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by JustCare: 8:11pm On Apr 12, 2015
ifyalways:
Kpor kpor Kpom n'ebe a.

Toshmann.
Skimpychick
Preselect
Justcare
mercylicious
Oziomatv

Onye elu,na onye ala, Ifi shiri rice ofe akwu and y'all are invited. tongue cheesy
ugbua kam si ebe mu gara rie osikapa...na onu ego di elu cry

chai! ewu atam igu n'isi...
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:57am On Apr 13, 2015
ifyalways:
Kpor kpor Kpom n'ebe a.

Toshmann.
Skimpychick
Preselect
Justcare
mercylicious
Oziomatv

Onye elu,na onye ala, Ifi shiri rice ofe akwu and y'all are invited. tongue cheesy

Ify ihe na agu m wu garri oku
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:34am On Apr 13, 2015
toshmann:


Ify ihe na agu m wu garri oku
Garri kwa?
Enyi a , i kwara iko yesterday nke a Garri na agu gi? Jide onwe gi aka o

JustCare:

ugbua kam si ebe mu gara rie osikapa...na onu ego di elu cry
chai! ewu atam igu n'isi...
Ewo.
Ndo

(1) (2) (3) ... (207) (208) (209) (210) (211) (212) (213) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 38
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.