₦airaland Forum

Welcome, Guest: Register • Login • With Google • Trending • Recent • New

Stats: 3,344,734 members, 8,513,436 topics. Date: Thursday, 05 November 2026 at 01:52 AM

Toggle theme

Armaggedon's Posts

Nairaland Forum › Armaggedon's Profile › Armaggedon's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 110 111 112 113 114 115 116 117 118 (of 144 pages)

Politics › Re: Biafra: Nigerian Govt, Army May Have Killed Nnamdi Kanu – IPOB by Armaggedon: 8:35am On Sep 19, 2017
CaptainG00D:
Nwanna ihea ahu abughi onu kanu.
Ha achoghi ikpuhe ihe na eme nu ozugbo.
Ka ha hapu ikpate ogba aghara ma.. ma obukwa.
Ka ndi iro hapu ichi ochi...

Okwa ima na lawyer kanu no house arrest. undecided
Ha achoghi ka okwu okwu.
Ama m kanu ofuma.. asi na ihe di ofuma.
Oga ekwu okwu na video.


Nwanaa.. ihe di egwu ga eme tupu izu uka agwu.
Ebere na emerem umuafor na ala ndi ugwu.
Asi ha lotaba ha aju.
Maka oburu na kanu adighi ndu.. ndi ugwu no na east no na nsogbu.
Nsogbu dikwa.
amam na oburu na Kanu no ofuma o kari ikwugo okwu ma obu wepute video gosi onweya.Ogaghi ezo ezo ma mechi kwa onu ya. Ihe na agbowojuzim anya bu ihe kpatara IPOB jiri were Gbachi nkiti. IPOB mma ofuma agaghi emechi onu ma oburu na ha ahughi Kanu ozugbo ndi ara ahu kporo onwe ha ndi army biachara ogu be ya. lawyer ya ekwughi kwa okwu gbasara onodu Kanu mgbe ogwara bbc okwu tutu ododu na house arrest, gosi na odika oma ebe ono. ozokwa bu egerem radio biafra unyahu, onu mmiri okwu ha adighi ka ndi mmadu funariri. kedu ihe mere emma powerfu jiri wee dee akwukwo kwuo ihe kanu kwuru tutu o were dekwa ozo si na ha amaghi ebe ono? oburu na obughi powerful dere nke mbu ahu, gini ka ojighi wee kwuo na obughi ya dere ya?
Politics › Re: Biafra: Nigerian Govt, Army May Have Killed Nnamdi Kanu – IPOB by Armaggedon: 1:02am On Sep 19, 2017
nwaanambra1:
gini mere na anyi anubeyi maka nwanne nnamdi - orue ka ndi ekwensu ndi seja ga siri ogu ogbugbu be nnamdi puta anyi bido nuba afa nwanne nnamdi!

ife yirim aka enwe n'ofe!

hmmm obi'm na agwam na ha gbara nnamdi ajo egbe!


ka anyi na eche. oburu na anughi onu ya tupu weekend imara na ajo ife emego! sad
onwere nwanne ya m'na ahu kari. obu ya du ndi mere ngaghari na abuja mgbe ndi dss ji Nnamdi. Karia ma onwere nwanne abuo.
Politics › Re: Biafra: Nigerian Govt, Army May Have Killed Nnamdi Kanu – IPOB by Armaggedon: 12:46am On Sep 19, 2017
Ojiofor:
Onye kwuru ya bu okwu bu nwanne Nnamdi Kanu nke ana akpo Emmanuel Kanu obu ya gwara ndi channel tv okwu.
eeh! anurum 'Emmanuel Kanu'. mana ihe m'nekwu bu na oburu na onwere ihe mere kanu, o kari igwa ndi channels.
Politics › Re: Biafra: Nigerian Govt, Army May Have Killed Nnamdi Kanu – IPOB by Armaggedon: 12:32am On Sep 19, 2017
CaptainG00D:
Hmm nne ya kwanu?
sorry, ha ajughi ya maka nne ya.
obu eziokwu na onu onye kwuru okwu ahu eyichaghi nke Nnamdi kanu, mana ony'ahu kari igwa ndi channels na ha gburu Nnamdi kanu ma oburu na obu nwanne ya n'ekwu. nkea bu ihe na agbam nghari.
Politics › Re: Biafra: Nigerian Govt, Army May Have Killed Nnamdi Kanu – IPOB by Armaggedon: 11:47pm On Sep 18, 2017
CaptainG00D:
Nwa echeghim... kedu ka kanu si puo gbanari igwe ndi army.

Kedu maka nne ya na nna ya. ?

Ndi army gbara egbe ihe ruru 40mins.
Chusasia ndi mmadu kpuru ya puo.
Kanu mma nke oma anaghi atu egwu.

Oburu na odi safe oga eme video zie ipob ozi si ha jisie ike.
onye kwuru okwu na channels siri na ndi army gbagburu mmadu 22 be ha. osiri na ozu ha di na FMC umuahia. mgbe ha juru ya maka nne ya na nna ya, o siri na ha ahula nna ya, na o n'anata ogwugwo. o buru na obu nwanne kanu kporo onwe ya Nnamdi kanu, kedu kwanu uru oga abara ndi IPOB? kam juo gi, gini kpatara ijiri wee chee na Nwanne Nnamdi Kanu ga akpo onwe ya Nnadi kanu mgbe ndi channels juru ya ajuju?
Politics › Re: Biafra: Nigerian Govt, Army May Have Killed Nnamdi Kanu – IPOB by Armaggedon: 11:31pm On Sep 18, 2017
CaptainG00D:
could be his brother
onye ahu kwuru okwu si na nna ya di ndu
Politics › Re: Biafra: Nigerian Govt, Army May Have Killed Nnamdi Kanu – IPOB by Armaggedon: 11:19pm On Sep 18, 2017
CaptainG00D:
Therez a report that His lawyer has been on house arrest since 2days now.
Obviously they dnt want him to talk.
I fear kanu is alive.

The question u should ask uraelf is..HOW DID HE ESCAPE THE TROOP OF ARMED SOLDIER. undecided


Something is gonna happen this week.
Im scared
echerem na odinma otu ha siri were kwuo na Nnamdi kanu nefu efu ka ndi army were kwusi ichoghari ya. N'ihi na oburu na IPOB tie nkpu si na ona efu efu, na obu ndi army ji ya, ndi army ga amata na ndu ya di ha n'aka were kwusi ime ajo ebum n'obi ha. thats my guess.
Politics › Re: Biafra: Nigerian Govt, Army May Have Killed Nnamdi Kanu – IPOB by Armaggedon: 10:57pm On Sep 18, 2017
CaptainG00D:
Therez a report that His lawyer has been on house arrest since 2days now.
Obviously they dnt want him to talk.
I fear kanu is alive.

The question u should ask uraelf is..HOW DID HE ESCAPE THE TROOP OF ARMED SOLDIER. undecided


Something is gonna happen this week.
Im scared
but who spoke to channels?
Politics › Re: Biafra: Nigerian Govt, Army May Have Killed Nnamdi Kanu – IPOB by Armaggedon: 10:32pm On Sep 18, 2017
months:
Nnamdi Kanu has not spoken since the incident at his house, it is either Emma Powerful or Kanu brother.

Nobody have heard or seen Nnamdi Kanu after the Army incident.
i very much share your fears too about his safety. however, i thought about the following,

shouldnt his lawyer raise alarm if he looses contact with him? his lawyer told BBC that they planned to eliminate him. according to him they shot at the parlour, rooms and cars. who briefed the lawyer about those things? dont you think if the lawyer isnt in contact with him he would have raised serious alarm.
Again, the day IPOB was called a terrorist group by the dhq, channels tv spoke with someone who identified himself as kanu's brother, but in my guess the voice was most certainly that of Kanu. Infact, most of the things he said and his confidence showed it was him.
Politics › Re: 10 Most Urbanized States In Nigeria.... by Armaggedon: 9:02am On Aug 10, 2017
naturalman:
Guy, rivers state is more urbanized than Anambra....places like Oyibo,omoku,buguma,bonny,bori etc are highly urbanized... try and visit
you truly don't know what urbanization means. urbanization in Anambra is going to 70% while in Rivers most areas are still not urbanized. Aside Onitsha , Awka and Nnewi there are areas like Ekwulobia Ihiala etc that are urban areas
Politics › Re: Biafra: Nnamdi Kanu Must Not Go Unpunished – Arewa Youth President, Shettima by Armaggedon: 1:19pm On Jul 08, 2017
The guy don drink pito
Politics › Re: 10 Most Beautiful State Capital In Nigeria by Armaggedon: 10:51am On Jul 08, 2017
Brown roof republican be like
ODVanguard:
How many times will you people recycle this topic sef? This yiboss sha want attention by fire by force. Abi dem dey take am collect award abi money?
Politics › Re: Nkpor Ipob Killings: Nnamdi Kanu Absolves Obiano Of Blame by Armaggedon: 8:40am On Jul 03, 2017
Fake! faker! fakest!!!
Politics › Re: Asari Dokubo Blast Wike "He Ran Like A Slave To Sokoto To Bow Before The Sultan" by Armaggedon: 10:53pm On Jul 02, 2017
Agumbaa:
Wike fall my hand, chai
even amaechi wouldnt do that as a governor.
Politics › Re: VIDEO: I’ll Be In Abuja Before Court Day Waiting For DSS To Come – Nnamdi Kanu by Armaggedon: 10:44pm On Jul 02, 2017
Another trap for DSS
Politics › Re: 4 Most Powerful Forces Set To Pull Nnamdi Kanu Down by Armaggedon: 1:49pm On Jul 01, 2017
I stopped reading when i saw 'western media'. op still lives under the illusion that the west still controls the media
Politics › Re: Mod Please Start Deleting All Nnamdi Kanu Threads We Are Fed Up by Armaggedon: 1:30pm On Jul 01, 2017
you registered on march but 'clamoured for his release'
yorubas are too desperate

btw like your brothers, you just created one of the threads you are complaining about.
Politics › Re: Restructuring: Nigeria Must Return To 1963 Constitution – Rivers Elders by Armaggedon: 1:14pm On Jul 01, 2017
RIVERS ELDERS INDEED!
Politics › Re: Okoi Obono-Obla: "Biafra Referendum Legally & Politically Impossible" by Armaggedon: 1:01pm On Jul 01, 2017
pls where is restructuring in the constitution?
Politics › Re: Igbo Brothers let us decide, What do we Really Want? by Armaggedon: 11:09pm On Jun 30, 2017
mekaboy:
Where has boycotting elections in a state ever resulted in secession and starting of a new country?

Pls carry that rubbish experiment to Abia.
I am from Anambra
Politics › Re: Biafra Or Death. by Armaggedon: 11:07pm On Jun 30, 2017
mekaboy:
He dragged igbo youths to die in the name of protest. Then he led Another set to prison and left them there and came out.

Now he wants to destroy some in Anambra. We know better.

#NoBiafraInAnambra
guy, na madness things oo grin grin grin
Politics › Re: Igbo Brothers let us decide, What do we Really Want? by Armaggedon: 11:00pm On Jun 30, 2017
I am neither an IPOB nor an APGA member but i must confess I am one of Obiano's biggest fans. however if boycotting the election will bring the much needed Biafra , so be it.
btw, even if the election is boycotted Obiano will still be governor till March 2018. before then i am sure agreement must have been reached. it is important the boycott is successful b'cos it will make the govt appreciate the reality of the struggle. it will challege other states in Igboland not to betray the struggle and the realization that similar fate awaits them in other states will make FG hasten what ever decision they'll take.

The more successful, the smaller the task ahead.
Agriculture › Re: Mohaz Poultry In Anambra Is The Biggest Poultry Industry In South-East Nigeria by Armaggedon: 1:39pm On Jun 23, 2017
fratermathy:
Everything must not be about Biafra. Just admire the standard poultry and let it rest bro.
But the poultry farm is in Biafraland
Politics › Re: Handshake Of Aregbesola And Obianno That Got People Talking by Armaggedon: 1:32pm On Jun 23, 2017
Hope aregbe is not planning to borrow

that shouldnt be granted b'cos he might not pay up before Biafraexit
Agriculture › Re: Mohaz Poultry In Anambra Is The Biggest Poultry Industry In South-East Nigeria by Armaggedon: 1:29pm On Jun 23, 2017
preparing for Biafra
Politics › Re: 17-Year-Old IPOB Member Killed During Trump Rally In Port-Harcourt. Graphic Pics by Armaggedon: 8:18pm On Jan 21, 2017
Double post
Education › Re: Internal Memo Of Katsina State University by Armaggedon: 7:25pm On Jan 21, 2017
Thats the zoo for you
Foreign Affairs › Re: The White House’s LGBT Rights Page Has Disappeared by Armaggedon: 4:31am On Jan 21, 2017
God bless Trump God bless America

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 110 111 112 113 114 115 116 117 118 (of 144 pages)