Grafikdon's Posts
Nairaland Forum › Grafikdon's Profile › Grafikdon's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 12 13 14 15 16 17 18 19 20 (of 64 pages)
nuzo:''Believing Christian'' = Christian extremist/fundamentalist. The term is often used by Pentecostal fundamentalists. |
Kx:Rivers? Is that an ethnic group? BTW, Plate in Igbo is Efere/efele. . . |
mikeansy:Yes ooo In In the name of Amen. |
We didn't see this show of "force" during the senseless religious killings. . . |
agabaI23:Onye bu nwa Jamo. . . ![]() Oburu na obu so nwa Jamo bu nwanyi no n'uwa, imara na aga m ewere mma oge gbujiri ''udonkwulinkwu'' tunye n'ime ohia, werekwa oku dachie ebe ahu ''udonkwulinkwu'' siri puta. Oburukwanu na obu site n'ahu nwa jamo ka mu ga esi we ga Ala Eze Chukwu, imara na aga m eje were nwayoo tuo ute na be Ekwensu. Obuzi nwa Trini ka mu na ya na eme lovi lovi. . . onye nke ahu na adu mu ogwu n'ike na asi m kuziere ya asusu Igbo. . . ona eri ofe okwuru na egwusi ma na obi akaghi ya ilo utara. . .nwa mmadu huru ebe m na atunye ya bu okpoko kara aka n'ime akpo, akpata oyi were jupute ya n'ahu, ofoduziri nwa ntakiri ka mkpuru anya ya daputa n'ala ebe isi buru ya. . . ![]() |
[quote author=$osisi link=topic=225819.msg3881045#msg3881045 date=1242593441]unu agakwara choochi tata. Jehovah na di ndu![/quote]Mba agaghi m choochi, abu m onye ogo mmuo. Obu mu bu Eze mmuo Amadioha. |
That's Pa Enahoro licking up his puke. . . I like that. |
Jesus Wept!!! |
Anaborhi (Abbrv. Naborhi) - Be born with good destiny Mitaire (Abbrv. Mitai ) - Enita (Abbrv. Nita) - Watch what you say Ufuoma - Peace of mind Oviereya - Queen. All the names above are unisex, with the exception of Oviereya. |
The uncool side effect of smoking dog hair. . . you better lays back and chills for a minute to enable the gutter fume dissappears. . . there is no needs to kills boyses and girlses. |
Finally. . .
|
More. . .
|
Mark of Uru: Episode 5 (Screen shots)
|
@Spyemmy, looks cool so far. U gonna animate that? |
Bia Ify, kpachara anya gi dia. . . Kedu nke bu ihe nke a bikonu. . . Iwe n'onuma juru m n'isi ugbua and the only thing iga eme to cool me down bu ibunye m ugbo ala Lange Lover, Rand Criuser na 4lunner. . . ![]() |
blacksta:That was a joke, right? Because it had me in stitches and IMHO, it is more hilarious than all episodes of Family Guy combined. |
ifyalways:Ee na mba (eeyi eene)Grafik bu Nwa Ekwulobia, Grafik bu nwa Uga, Grafik bu nwa Ikot Ekpene. . . Grafik bu nwa Aguata Grafik biri na Awka afo iri na otu, tupu ogbalaga Ju Yoku ![]() Nna Grafik = Ekwulobia Nne Grafik= Uga+Ikot Ekpene ![]() Amuru Grafik na Isulo. Grafik abughi anu elu, nke oji abu anu ala ![]() Grafik = Usu ![]() |
@Ikomi I am not sure I get what you're saying. Is is that my Igbo is a bunch of gibberish or that it does not contain sufficient "Central Igbo''? Could it be that it is too long and very distracting? I can modify my writing but first I have to understand what the problem is before I make things worse. I am actually going easy on the "olu mba" and do sometimes ''translate'' them to ''Igbo Izugbe'' for better understanding. Don't mind Toshmann . . . oburu na mbunye ya akpa condom iri ato na asaa, onya achaa ya nke oma. ![]() |
You got to hand it to this goon, he sure has some nerves. PPA will democratically take over Anambra state. . . and he went to evaluate the government house for future renovation as soon as PPA occupies the house in 2011. LMAO!!! Now that's some nerves. . . if only these local/family/regional and village parties could merge into a strong national party, we will see an end to Pee D Pee and perhaps we could for the first time in decades get some leaders who are not a bunch of money hungry imbeciles. |
romeo:Instead of sniffing gutter fumes and smoking dog hair, he gets high by constantly flinging inflammatory and derogatory remarks at Anambra/Enugu people. in his warped mind, they are not the ''real'' Igbo. |
agabaI23:hahaha. . . mgbe anyi di n'umuazi, mama nnukwu n'ekwu ncha n'onu. Oburu na anyi bido kpaba ajo agwa, owere ogologo ogugu tipute anyi muo nso n'ahu. Ihe mere oji ebu ogologo ogugu akpaghari bu na anyi nyuo nsi n'ulo uka anyi erie mbo mbo. Onweghi ike inwude anyi were okpo keputa anyi nsi oku maka na ya bu nwayi gbara dimkpa dorokwa jiii n'ala . Ihe omeziri bu igbujite ogugu dobe n'uso. Mgbe obuna igbajiri ogwu n'anya mvo wara oso Ben Jonsin, ihe iga anuzi n'oba azu gi bu "tuwai tuwai!!!" .Mgbe anyi huru na ya bu di nta amutala igba n'atughi atu, anyinwa bu nwa nza were muta ife ebeghi ebe. I he anyi n'emezi bu anyi gahana inyu nsi n'ulo uka, anyi enye ya nnukwu efe nke bu na oburugodu na okechie ogugu abua, onweghi ike inweta anyi. Ihe nke ahu ekweghi odidi owere hapu onu ya aka. . . ihe na apuzi nwanyi mmadu n'onu bu . . . Mpoto ede kpochafukwahu mvo okpa!!! (Mpodo ede kpochapuchagi mbo okpa)mmiri du na ngazi likwe hu !!! (mmiri di na ngazi rikwee gi)Eriri ji kpokwaa hu!!!! (Eriri ji kpokwa gi)Akiri tawakwa hu agba !!! (Akiri *specie of bat* tawakwa gi agba)Mkpata hu aka eme m gu ihwe ana eme nwa mkpi !!! ( Mkpata gi aka , eme m gi ihe a na eme nwa mkpi)Chei. . . odikwa egwu o ![]() |
Ify, obu nwata nwanyi ahu ka uta diri. Omaghi na ime nzogbu nzogbu tigbuo zogbuo abughi etu esi anaputa nwoke ihe. Oburu na ojiri noo nwayo wetue onu hie mu aka n'azu mma mma na mmala mma, eziokwu adaputa m n'onu. Mgbe ahu ''I rov you pass my Moda'' esi n'elu n'ada ka igwurube. . . Mana nwanyi kpoo ekwo nku chee m aka mgba n'ihi na akwanyere m ya ugwu were nwayo n'eso ya, na agbanyeghi nsi na ahuru isi n'ile ona anyu n'ulo uka, egosi m ya na ihe di mu n'isi abughi uburu kama na obu igwe eji eti aki. ![]() Ya jee juo ase umu nwanyi be anyi a'na akpo Chichi na Abeni. . .agwa umu nwanyi ahu na amasi m nke ukwuu. Mgbe obuna mu na ha no, isi m ebuo ka enyi, ahu a na amakwanu m pepepe ka nwata nne ya zutara akara oku na agidi ocha. . . ![]() |
Dis Guy:Hahaha. . . You can do that at the risk of getting shot or blackmailed into paying a ''fee''.I believe a reform is well overdue. Most of these people have no sense of reasoning and only rely on emotions which is usually anger and ''ego massage''. They are always eager to show you don't argue with a man with the gun by shooting you for asking a simple question like "Officer, what is going on?" |
Kemjisuper:This notion is very erroneous in every sense of the word. I had no standby professional training and only relied on whatever tutorial I could lay my hands on, persistence practice, perseverance and trial and error. I understand the user interface of animation apps can be intimidating to to newbies, just as I was intimidated, frustrated and rendered speechless the first time I loaded Lightwave in 2003 To master anything like Maya, Lightwave, Softimage, Max, C4D and Houdini FROM SCRATCH is not for the faint of heart. Like I said, the moment you overcome the initial intimidation and frustration, you will be all right. Even when you are able to navigate your way around these high end apps, there will always be that moment where you hit a brick wall and you have to find a way around it. The good thing is such situations are more like challenges to you instead of a source of frustration. ![]() You wanna learn any of the big six? You better arm yourself with perserverance, practice, patience and trial and error. If your liver come cut in the middle of the journey, oh well. . . ![]() |
[quote author=$osisi link=topic=225819.msg3833141#msg3833141 date=1241657121]ROFL thank God na onye Jamo a gawala her own way. ndi ahu abughi ezigbo akwa n weyi[/quote] Obughi obere ogu na mgba o. . . Jebe ejebe adighi mma, naba anaba adighi mma. Nke a bu nkata ikpeazu mu na ya kpara. . . Aga mu akpo ya ''Ogbenyeanu" ![]() GRAFIKBOBONKITI (tuturu Igwe aka kwuneye na nti): Onye n'akpo? OGBENYEANU Obu na ihughi aha m n'igwe aka gi? GRAFIKBOBONKITI Ura j'im n'ala ebea mwere tuturu ya n'eleghi anya. . . OGBENYEANU Ahu m choro ego. . . GRAFIKBOBONKITI Eheh, isi na obu gini mere computa ahu nnyere gi. . . OGBENYEANU Obu na inughi ihe m gwara gi ugbua? GRAFIKBOBONKITI Eh? OGBENYEANU Asi m na mu choro ego. Mee ngwa ngwa gbatara m akwukwo ugbo elu na aga Texasi site na Nu Yoku. GRAFIKBOBONKI (Fee isi kpaka kpaka kwou n'obi ya si na ewu ataa ya igu n'isi, nwoke aturu ime, akwu achaa n'omu, ji esiri n'ite efuo ome) Ego ahu adighi m n'akpa ugbua. OGBENYEANU (N'olu juputara n'iwe n'onuma) Obu na ijighi ego ahu ugbua ka obu na ichoghi inye m ya bu ego? GRAFIKBOBONKITI (kwuo n'obi ya si "Unu ajhula nu nwanyi isi ngbaka nke a? Abu m nne gi ka obu nna gi? Onwere ego inyere m dobere gi?) Ejighi m ego ahu n'akpa ugbua. OGBENYEANU O bu nke mere nu? GRAFIKBOBONKITI Obu etu ahu eke si anya anwu. OGBENYEANU Nsogbu adighi ya, a gam akpo onye ji ya bu ego. GRAFIKBOBONKITI (Kwuo n'obi ya" Mpoto ede kpookwagi n'okpa" ![]() Nsogbu adighi, kachifo. OGBENYEANU Mmmmmhhhh. . . ![]() |
Cranberry juice and milk. . . |
The emphasis is on "Size"and not "Quality", so people, it is very appropriate (The UN Chieftancy title ). I am surprised they are not the first considering the rate at which Naija people churn out their movies. . . |
May his soul progress in peace. |
SapeleGuy:Whether they did something concrete is not the problem here, the big problem is the disturbing fact we are used to people not doing anything. When we finally see someone doing what they are paid to do, we cast away our clothes and dance buck naked in the market square. Have you forgotten people celebrate and pray/fast out of joy when a governor builds a road. . . or when a certain governor (State withheld) installed modern toilet and computers in a school that uses bush lamp to study, with rain water and a stream miles away as primary sources of water supply? |
chidichris:I noticed your penchant for taking a swipe at Anambra/Enugu, as if Satan opened the gates of hell and let all the demons fall upon the states. Is there something you are not telling us? |
Kobojunkie:I have a Trini friend who swears by Okra soup (without the akpu and fufu ), she just eats with spoon. here is a Jamaican friend who swears by moi moi. However. . .(yeah u didn't see that coming ) There is a Jewish dude who thinks breadfruit stinks like a dead horse I think we may need to ''love-vendor'' our food to attain the so-called cross-cultural appeal. I went to a friend's house and saw what I thought was raw akpu in the fridge, considering that the putrid stench threw me off balance and temporarily shut down my system as I opened the lid of the plastic container. I was shocked to learn it was fermented corn. . . Jeezuz wept Now, if I who have been exposed to all manners of WMD masquerading as Nigerian food felt this way about this particular WMD. . .errr. . . Nigerian food, I leave to your imagination the reaction of non-Nigerians ![]() |
I see nothing wrong with the practice. It is a symbolic depiction of appreciation. Anything beyond that (like asking for an elephant and 900 cows) is an abuse of the genuine concept of dowry or bride price. |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 12 13 14 15 16 17 18 19 20 (of 64 pages)




