₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,682 members, 8,423,170 topics. Date: Tuesday, 09 June 2026 at 12:03 PM

Toggle theme

Ikomi's Posts

Nairaland ForumIkomi's ProfileIkomi's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 33 34 35 36 37 38 39 40 41 (of 108 pages)

CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:33pm On Apr 12, 2008
nwando:
TUFIA
so unladylike!
so i kan'anyu nsi?
some of have moved higher o
Oooh ooooohh oooooohhh.

So nkpotagi bed roomu mu, iga naa emerem bekey. That means u wont only stop at ur writing u would take it to our suru ndele. cheesy

Nwando iwe ga abia kwam. cheesy
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:28pm On Apr 12, 2008
Okay, take care. Riburu(I hope u understand that) beans. angry
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:22pm On Apr 12, 2008
ifyalways:
lmao
Ikomi,Ikomi e kwelam jiri ochi meruo onwe m ahu. grin
i si na unu na akpo ya "otugba" hmmmn oha na eze unu biakwa nuru ooooh.i wont accept or object till onye ozo e corraboratie ya else . . , its null and void. cheesy

Yeah,a gbagara m oso agha biafra to Ukwani,Ngwa,Ukwa na Ikwa.lol
Ikomi please do sumtin to your igbo fast.o dikwa egwu na atu oyi.very very K-legged,i tell you.
TV gi na Ivory Coast ona e'nwote NTA(Nigerian Television Authority). I leee ya iga ahu the Igbo program presenter, guess wat his name is? Yeah ur right.

Ikomi
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:13pm On Apr 12, 2008
ifyalways:
rofl.
Ikomi ole ndi side igbo na akpo ya ihe ndia i dere huh nke a wukwa mbu ntim inu ya. undecided
bottle***ololo
window****onu mpio
ozodingba***maybe o chimp ma o bu gorrilla undecided

lol Ikomi,Ijum ihe a na akpo keys bu mkpari to my entity grin a whole me?.i was expecting Jamb question now.
keys =Igodo cool
any objections?
I object we call it otugba. Then I should turn the question back to u. Keee side Igbo isi?

Ibu onye Ukwani? lol

Lets know wat we are talking about here.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:06pm On Apr 12, 2008
Nwando igbana oso, your normal way. cheesy
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:05pm On Apr 12, 2008
ifyalways:
Lee Ikomi on a very serious note ,Igbo gi is not only off key and off note,its without tone,simple time signature and very omimi to hotala.O gini sef? angry igu your write ups takes me so much oge. cheesy
Am beginining to suspect na i bughi onye igbo.Ikomi who are you sef? cheesy
Ok to prove na i bu onye igbo zaa ajuju ndia:
kedu afa mmiri gbara ala igbo niile gburugburu ?
gini ka ana akpo bottle,window na ozodingba na igbo?
grin cheesy grin
LOL.

Anam ede pieces. cheesy

Bottle wu Aba ( am sure ad need a signature to differentiate that from the city)

Window wu oyo-gho-yo gho (God thats preety difficult to spell)

Ozodimgba wu Chimp.

Now your turn wats keys called in Igbo.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:56pm On Apr 12, 2008
ifyalways:
No 1 ihe m dere bu " uzo" and not " uso"
nke abuo,uzo ato n'ime ano kere iri na abuo . . . . i hotala huh
Lekwa ebe ejule na acho i kuzuri nkita oso. cheesy Ikomi want to teach me igbo.rofl
Okay I agree wat u wrote is UZO .

Ngba u answer my own question:
Ikomi:
I disagree with uzo ato n'ime uzo ano. Thats not Igbo. lol

Okay if it was only 3/4 = 0.75

What would u say your answer is in Igbo. That is why I disagree with uzo ato n'ime uzo ano.
Okpa mu na unu tata, unu gaaa ahu nsogbu. lol cheesy
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:52pm On Apr 12, 2008
nwando:
[/b]
look who's talking.
Ikomi onye awusa tongue tongue
ndi Igbo n'ekwu okwu gi esoro kwa.
Nwando ahusiela m anya. cry cry cry
eme now gi asi na ezuru la mkpuru amu gi.
hapu kwam aka now! cool
Ngbanu lol. Proove me wrong deee a full page. lol

Hapu ide just one line. Hahahahaha. A' chi gwuo lem onwem eba.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:49pm On Apr 12, 2008
ifyalways:
rofl
Ikomi i fuola finallllll.Apama a parala gi  grin
I si na owu nini?Having failed this simple test,you are hereby sentenced to 12 full moons,21 market days in Igbankwu village,no maiden to tend you.  cool Ikomi i meyenam ihere na ahu.  embarassed chei Ikomi.Na so?
3/4 of 12= 9 putara uzo ato n'ime uzo ano kere iri na abuo putara iteghete/itoolu.  tongue
once again,A1 igbo  grin
Tiyenrum maiden buko, mee increase the sentence, I dont mind.  cheesy
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:42pm On Apr 12, 2008
I disagree with uso ato n'ime uzo ano. Thats not Igbo. lol

Okay if it was only 3/4 = 0.75

Wat would u say ur answer is in Igbo. That is why I disagree with uso ato n'ime uzo ano.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:38pm On Apr 12, 2008
ifyalways:
rofl
Ikomi i fuola finallllll.Apama a parala gi grin
I si na owu nini?Having failed this simple test,you are hereby sentenced to 12 full moons,21 market days in Igbankwu village,no maiden to tend you. cool Ikomi i meyenam ihere na ahu. embarassed chei Ikomi.Na so?
3/4 of 12= 9 putara uzo ato n'ime uzo ano kere iri na abuo putara iteghete/itoolu. tongue
once again,A1 igbo grin
Ify ihe ahu idere is wrong, owugi otu ahu ka esi ede Igbo, umuaka aga gi aghota ya. Igbo ahu idere ebe ahu wu Igbo ndi Ochei.

Nna ede kwa Mordern Igbo. angry

Iwe abilam. But am right Ify aint I. Seriously. lol
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:30pm On Apr 12, 2008
Onwetara ya? Ka owu na onwetegi ya?

Onwetara yaaaa cheesy
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:27pm On Apr 12, 2008
Right. Ujo challenges adighim, aha'm owu Faketan, Ka owu Press, Definately not Nwando.

Eke Iri na abuo, uzo ano, oga aputara nmadi ato, ole? Answer: Itoolu.  cheesy

QED
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:11pm On Apr 12, 2008
ifyalways:
Pres,o putara na i naghi agu igbo nke oma?a sim otu(one) otu ijeri(one thousand).infact ike okwu a dighim. sad
So how come u made mistakes earlier.

Ndi gara sukoolu abali.  cheesy
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:36am On Apr 12, 2008
Kashif:
@Ify,

Amaghi m ebe a muru gi, ebe I toro, mana ihe m maara bu na I na-ama ndi ntorobia nile aka n'ihu ma-abia n'ihe gbasara asusu Igbo. I naghi eche ihe I na-ekwu eche, biakwa were mmanu ndi Igbo ji eri okwu wee na-egbu ya uri. Ihe a nile na agbagwoju m anya (enigma). Biko, jisie ike maka na udi gi di uko.

A nuru m na onye isi ala ogbako a amachiela Faketan nihi na O kwuru uche ya. Amaghi m ihe aga eme nwa okorobia ahu. A na ekwu na oke tagburu mmadu, ngwere chiri ego nile O nwere wee gawa ipi eze. Ana-agwo onye ibi, O na eto afo. N'ihi nkea, O buru na unu ahughi Fake ebe a nwa mgbe, mara nu na mmachi ahu ka di ire. Mana, onye na-aro onye ka ya anya na-eme ya nkiri. Okirikiri ka a na-agba ukwu ose; adighi ari ya elu. Mkpakana ga-ama ozo, mana ozo ga-ebu mkpakana laa!

Umu nna, unu jisie ike na ntunye nile unu na-atunye ebea. Obu ihe iju afo na o ka nwere ndi ogbo a nwere ike igu asusu anyi ma dekwaa ya ede.

@Echelon,

Dika Ify kwuru, obu gi ka O di n'aka ikowara nne gi na ihe mere nwa mkpi isi di ya n'afo. Ebe mmadu jere lota, onye ozo nwekwara ike ije eba ahu to. Ihe uwa si n'akara aka maka na anyi dum ma ihe a na-akpo "omega ma chi ekwela". O nwere obodo ndi nne na nna anyi ha n'eze eze, mana otutu ndi nwere ezi agwa esila ebe ahu dum puta. Cheta na Jesus si na Galilee wee puta mere ndi mmadu ji wee juo si, "ihe di mma enwere ike isi na Galilee puta?". Kowaara ya ihe ndia ma nyekwa ya omuma atu. Oburu na I maara ndi Imo state ya onwe ya ma bu ezigbo mmadu, chetara ya. N'aka nke ozo, mee ka O mata ndi agbata obi unu bu ndi gbalatara na be di ha. They cancel out each other!.

Ihe ozo bukwa otu ezi na ulo gi si ahuta gi. Oburu na ha maara na I bu onye anya ruru ala nwere ike i chotara onwe ya ihe O choro bu ihe oma, I gaghi enwe oke nkowa I ga-eme.

Ndewonu mmadu nile; ubochi nta, anyi a chuo n'owere nchi. kiss
I must commend u on your Igbo, it is quite good. But don't give Ify too much praise, otherwise anyi aga gi ezu ike eba.  angry

And say hello to Faketan, anyi ga eti'ye ya na ekpere.  cheesy

Although I have a problem with your advise on getting to be friends with every village, so what your saying is that I should forgive that Mbairi man that threw me off the banana tree?  angry Wokem e'che gim na iji obi church.  angry

Nwando u should learn from Kashif, ihuna otu woke siri dee okwu ala nnaya etiyen gi ya bekey at all. Owuru gi now idejuo bekey ala as if its something to be proud of. You can't even write a full page of Igbo etiyen gi bekey. That is what happens, ngbe eyeri gi slate gaa muo Igbo, iga nodu na nke nwanyi naa ere akara.  grin Nwando ihuna nu, ihe ina asuzi wu bekey, bekey. We can no longer tell ma owu ihe i'mere akara, ma owu ihe akara mere gi.  cheesy. Nwando ike gi agwunam honesili.  cheesy
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:01pm On Apr 09, 2008
ifyalways:
a tutaram akwukwo otu otu ijeri pounds today.onye so mu aga party? grin
Isi party? angry

Buko kworom, ndi ole na aku the party? angry

Meeee ka'm mara buko. angry
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 5:49pm On Apr 09, 2008
LOL.

Thats an insult to a veteran. lol

Ify abeg let me go, get some things done, hope to meet u again on the forum soon. Maybe later on today.

Ur funny.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 5:30pm On Apr 09, 2008
echelon:
Hmmm Ikomi, ya na iso lu agha biafra? O dikwa egwu ooo. Kedu ndi nke iso ndi kommando na awakpo ndi awusa ka o bu ndi soja mak4?
Very good question, am sure u'd make a good student.

Wat u call ndi awusa is actually the Nigerian army. I was with the Nigerian army in Port Harcourt Garrisson. So mgbe ndi mba mmiri nasiri ndi Igbo there property na Rivers state, and the Hausas were fighting them from the North, Inshort my brother, Iwe abiam.

So with that Iwe, I collected all the ammunition I could lay my hands on and moved to Ukwa near Ngwa.

Boy it was one man show, I was defending in all corners until the Biafran army joined me 2 weeks later.

The only thing that made us loose that forth was that we did'nt get enough fund. When the ammo I had finished we were only left with bow and arrow. Inshort boy leave its a long story.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:29pm On Apr 09, 2008
ifyalways:
Ikomi,Ikomi,Ikomi, Aturu muru ebule gba aka nwa.Ka m mee na ibem mere, mere ngwere jiri daa ogbi. grin come to think of it,i si na obu Namibia?rofl mbe ha ndi coat grin
man we know where you are jare,ga nojuo odu somehere buko. tongue
Iggaaa egbum LOL. Well at least owugi obodo ama ama maka ulo ego kam nno.

ifyalways:
Ufodu buru ihe mere mgbe ochie.nna m gwara m na nna ya gwara ya na mgbe a na anu agha biafra,na ya gbajere oso ndu na ideato,ndi ideata a chupu ya.Ya mere o gwara ya na ndi ideato niile a bughi ndi ezigbo mmadu.i hula,its more like generalizing and visiting the sins of the fathers on the children.
Gbam.

Exactly what happened to me with a twist, Ima nam luru Biafran war.

So it happened that to have an arieal view I was shooting from a banana tree, my colleague onye mbairi, egbujie the banana tree which resulted in me falling, and been captured. Owuya mere alike'im nde mbairi, and no tenth generation of mine is marrying there. angry
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:03am On Apr 09, 2008
Ebere Presss egbuola mu nu oooooohhhhhhhhhh.

Pressssss your now the last man standing, Ikomi aluo la nwanyi, amaghim na Namibia bu ebe uwa gburu.

Pressssss icho ihum u'd need to go through South Africa, Pressss ngwanu lekote onwegi. Kelerum ndi enyim tell them al miss them.


https://www.youtube.com/watch?v=XrvKi0ojxLI

Thats just to let u guys know what your missing.

Nwando eeeeooooooohhhhhh, u know ad miss u.

Onwere onye ozo mu'na efe'e'ri bai bai? Bukonu onye achola uka.  cheesy
CultureRe: The Official Ukwuani Thread: Ukwuani Bu Ani Eze by Ikomi(m): 9:47pm On Apr 07, 2008
Actually I think there Mekaa comes from Emeka, like Ime kaaa.

You know they say the Ikwere's are descedant's of ndi Arochukwu. Arochukwu another case entirely. undecided
CultureRe: The Official Ukwuani Thread: Ukwuani Bu Ani Eze by Ikomi(m): 9:33pm On Apr 07, 2008
I have'nt heard them speak.

Igbo in my early years I learnt all from my Mum and Dad, the intrest really came from how easy they could make me laugh with it, so I had to learn more by going to community meetings with them.

Then I really had to go to the village to live for a whole year to understand more.

So to be honest I dont really know many of the villages, I just flow, and try to get by. cheesy
CultureRe: The Official Ukwuani Thread: Ukwuani Bu Ani Eze by Ikomi(m): 9:21pm On Apr 07, 2008
Owu nke nta. Odika one old woman ngbe nbi na PH. Ngawa oru osim "Mekaaa oooh", which means "ruo nke oma ohhhhhh".

So I took to telling the woman Mekaaa ooohhhhh before she says it, ka owuru 1-1, amagim ma owu nmuo ka ona atum. Untill I realised that she meant "ruo nke oma ohhhh".

Makaaa ohhh wu okwu Ikwere.
CultureRe: The Official Ukwuani Thread: Ukwuani Bu Ani Eze by Ikomi(m): 9:14pm On Apr 07, 2008
nwando:
which kain Igbo be this tongue
Ike Gwuru.  undecided

Odim ka owu Ikwere.  undecided. Actually its one of those L.G.A's in Rivers state, near Andoni, Ukwa East/West and Ogbia-Egbema.

Infact Ike those people gwuru. undecided
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:48pm On Apr 02, 2008
Ynot:
My parole officer said i must avoid nairaland- one of the term for my release from penitentiary.
Booooyyyyyyyy igara that place? Booooooooyyyyyyyyyyy ita'na ochicha. Boooooooooyyyyyyyyyy never mind ima na akpukpo mass education si na ihe ndia wu protein, it helps u grow.

Booooooyyyyyyyyyy why ha jiri jighi'de gi kwan? Ijara nwa landlord gi? But I wanrned u, Ynot I warned u.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:01pm On Apr 02, 2008
Ynot:
Great ikomi! nnam ukwu kedu? Biko, no more hissing. Gwam ihe bu iwe gi.
Iwe'm bu na igara hibernating. Look Ynot, when men were men where were u. Ynot u dont come out when u feel like? angry
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 5:19pm On Apr 02, 2008
Ynot? Hissssesss.  undecided

ifyalways:
Ikomi i si nini?arighi nsogbu nonu,mi na gi adika infact uyo na ihe niile no na uyo wu nke mi na gi .
Nka ahu owu proposal, nne owu kpa gi nwe muooo, infact buru'm na okpo/ozugbo. cheesy

I hope na Fake aghaghi aku mu okpo? Fake ana'm alukpa(fight) 2 hands angry
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 2:02pm On Mar 31, 2008
ifyalways:
infact iwe abiala m.  grin

i si na Ikomi mere nini? nke a bu breaking news. . . .Ikomi . . .every womans night mare  grin
LOL

Iga ekwute kwa ihe ga eme iwe abiam in actual fact. angry
FoodRe: The Worst Food Combination You Have Commited by Ikomi(m): 8:57pm On Mar 27, 2008
I once tried Kolanut and boiled corn, it has a taste u'd never get anywhere else.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:19pm On Mar 24, 2008
Easter nka atogbo kpala unu, onwe gi onye na aputa kpa eba.

ifyalways: haha lekwa nu ijiji ooooo,ijiji sikwa na o so na ndi choir
Reading this line again today made me remember a story I heard a long time ago. lol.

You know it all happened in a country side church.

There was this old man, he was a regular in the church, never missing any sunday.
So he one day went up to the quire master, said he would like to be a member of the choir.
Although the quire master would not really want him as a member he didn't know how to give him an outright NO as an answer. So he allowed him join the quire. But the old man has the worst voice anyone could imagine, then at the urge of the other members of the choir the quire master called at the old mans house one day and gave him the news the old man most dreaded, "He would no longer be a member of the choir."

Two sundays passed after the quire master went to the old mans house and there was no sign of the old man in the church, everyone was worried, so the pastor of the church took it upon himself to go to the old mans house and find out what was wrong, although he was in the know that the old man was to be told to leave the quire, but he felt going to see the old man would encourage him to come to church again.

When the pastor got to the old mans house, the old man was quietly seated looking out of the window, the pastor was so happy to see him, if only for the fact that the old man is alive.

When the pastor asked the old man why he hasn't been coming to church, the old man said
"You see pastor am not so worried that I was thrown out as a member of the choir, but I am so disturbed with the thought that when am long gone, would I also be thrown out as a member of the celestial choir."

The pastor had no answer to that question, so he went back to church met with the quire master, and told him he must go back to the old mans house and tell him that he would be re-admitted as a member of the quire.

The quire master did as he was told, and the next sunday the old man came to church, looking very happy, sang his heart out, although he was still out of tune, but all the same sang his heart out.

He went home the happiest man that day, but do u know what Ify, he never made it back to that church again. You know why? Yeah he died. smiley

So u tell me do u think he would be a member of the celestial quire. lol

Well the moral of the story is, dont count Ijiji out yet. lol

Have a song for easter anyway.
https://www.youtube.com/watch?v=Ejk8cGv1VIY

Nwaaaaannnndddddddoooo I love this song soooooo much, lol. Hope I paid back a song for a song.

https://www.youtube.com/watch?v=_TA8_RP0uo8
And dont come asking me what it means, find out. lol

And to all my friends Be good, and if u cant be good, at least be careful.

https://www.youtube.com/watch?v=uiB6vT5HT3U

Romeo I beg I left a message for u in your yahoo messenger, keep in touch.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:48am On Mar 20, 2008
nwando:
Ikomi ntoooooooooo tongue
Tosh achotago ezigbo ada bu asampete.
noro ebe ahu n'ebu umunwanyi di ka Wesley Snipes shocked shocked shocked
ha kpachaa gi eze,dentist enyegi dentures grin
I chighari umu nwanyi ka Wesley Snipes owu kwa nu ndu oma.  undecided

Buko (which should be biko though), Nwando ad like to speak to you too, I don't know how to get your number, I wont be in here for the rest of today and tommorow, but ad be in here all through Easter Monday say from 2pm which should be 9am your time.

I hukwana ha achowala igum last man standing, last man standing owu aha oma?  angry

Chukwu ekwena ihe ojuo, Igbo si edowe miri na ezi for too long, ndi umuo ga amaye ya aka. Look I need to move my bowl of water in. lol

So Nwando buko meeee kanyi hu. Ariro ka'm na aro gi.  angry
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:14pm On Mar 19, 2008
ghettochyk:
hissssssssss. u wish u were that popular. tongue
As long as its u that says it no wahala.

Av got to go guys, please we'd talk soon.

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 33 34 35 36 37 38 39 40 41 (of 108 pages)