₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,128 members, 8,420,488 topics. Date: Thursday, 04 June 2026 at 09:43 PM

Toggle theme

Mortiple's Posts

Nairaland ForumMortiple's ProfileMortiple's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 31 32 33 34 35 36 37 (of 37 pages)

CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 11:25am On May 28, 2008
ifyalways:
Mortiple na Kashiff unu a nokwa ya?udo di.
Ify nwanyi oma, oga adiri gi mma.
Obu ihe mere njiri loovu gi. Obu so gi na aju ese onye obula! As a King Maker and a bonafide member of Ohaneze Ndigbo, nairaland Chapter, I hereby confer you with the title: LOLO NDIGBO OF NAIRALAND! Akam na acho onye ga abu EZE NDIGBO OF NAIRALAND. grin grin Please kindly accept it.



Akwa Igbo si na: Echiche nwanyi chere gbuo di ya, obuyi ofu ubochi ka ochere ya.

Igbo ma mma nu!
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 12:10pm On May 16, 2008
Kashif:
Mortiple, ilu gi na-agbawa ala (ground-breaking)! Jide k'iji.
grin grin

Nwa nna, deme.

Mortiple:
Imeruola ahu, God kwa! cheesy cheesy lipsrsealed
Ify nne, I mean, Imeruolam ahu, maka Chineke! Adizim too fond of you. Biko, agwakwala Di gi (pls dont tell ya horseband) grin grin Onye agoziri agozi ka ibu.

Igbo si kwa na:
Akwa-okuko ejiri wee tuo aja, onye na akaghi aka adighi eri ya.
A weakling does not eat an egg used for sacrifice.

Igbo kele nu!
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 2:51pm On May 15, 2008
ifyalways:
Mortiple ilu nkata gi a undecided agbogho gawa nka,bois agbalaga cheesy
Ify nne, hara wa, Ajoo okwu gbaa afo, odiri onye kwuru ya. Ajoo nwanyi gbaa afo, odiri di luru ya.

Nkita nwanyi zuru na ata akwa.

Imeruola ahu, Allah kwa! cheesy cheesy lipsrsealed
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 4:53pm On May 14, 2008
Ndigbo si na:
Anyuo nsi ga aka ya onu, odika obu oturo.
When excreta is not solidly shaped, it will be mistaken for that of dysentery (running stomach).

Igbo si na:
Nkata kaa nka ndi nnuru nkata agbalaga.
When the (native) basket wears and tears, those who were used to borrowing it from the owner would all run away.

Igbo si na:
Eriri ma ngwugwu, ngwugwu ma onye kere ya.
The rope knows/identifies the parcel, and the parcel knows the one that wrapped it.

Igbo si na:
Ike (Otolo/ochi) mara mma iji egbu opi, kama enweghi ebe aga ejide aka wee na egbu ya bu opi.
The anus looks like a suitable instrument for flutting, unfortunately there is no place to hold on to make this realistic.

Igbo muo nu!
Igbo kuru nu!!
Igbo zuo nu!!!

Mu onwem bu Mortiple (Strength) na ekele onye obula. grin grin
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 2:56pm On May 14, 2008
@Youngies,
Nte = cricket. Nte na atu onu (makes/lives in a hole). Na mpaghara ala Igbo ufodu ((some parts of Igboland), ana eri nte eri (Nte is eaten).
Termite = mwuru (in my dialect). There is another specie of ant that we call AKIKA (i.e. the one that builds redish anthill)

@Ifyalways,
Idi too much!
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 12:35pm On May 14, 2008
Ndi be anyi, ekele m unu o!

Akwa Igbo si na:
Nwanyi na enye di ya nri (nni), ife osolu ya ka ona agwa di ya
A woman that provides for her husband's welbeing/upkeep does not restrain from telling him whatever she wants to.

Igbo ma mmanu!
Igbo rie nu!!
Igbo Biri nu!!!
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 5:25pm On May 13, 2008
Grammatical errors (common mistakes) regretted. Anyi no na ogbako Ndigbo.
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 5:23pm On May 13, 2008
Umu nne na Umunna ndi Igbo kwoo aba mba, ekele m unu.
Jide nu nke unu ji. Maka onye asi jide ke oji, ogosiri na nke oji di mma.

echelon:
@mortiple: that ilu of yours is a painful reality starring us in the face
Echelon, Chukwu gozie gi.

Kashif:
Igbo na-asu n'olu n'olu mana a kwaa ukwara, o buru ofu. Mortiple, ilu gi a bukwa ogbara
Kashif, udo diri gi.
Aburu (a people as in kindred/family/clan etc)
Iri Ekpe (inheritance of death persons estate i.e. when the relatives of a death person decides to distribute his/her property among themselves.
Igwo oria (to heal the sick by taking him/her to the healer)

Aburu na eri ekpe adighi agwo onye oria - a people that enjoy sharing the estate/property of their deceased, won't bother taking any sick person among them to the healer.

Ifyalways , Jenny na kwa Youngies, ana le (how far)!
CelebritiesRe: Same Sames:naija Boy(ikechukwu) Vs Ibo Boy(ill Bliss) by Mortiple(m): 10:46am On May 13, 2008
sameolg616:
[s]2 ibo boys with ibo sense(no common sense)[/s]
@poster

You are the greatest fool of the Millennium. If God does not punish you, Devil will bless you. Amen.
CultureRe: We Are The Greatest Tribe No One Is Talking About by Mortiple(m): 9:55am On May 13, 2008
josyisback:
we are the tribe that rules the country
we are not the tribe with the great novelist,nobel price winner mathematician.


but we are the greatest because we don't boost,we are silent and we are cool.
this thread is meant to unite peple from plateau,bauchi,kaduna,adamawa,nasarawa and any other middle belt tribe.please post here if u are one of us
Point of Correction: with all due respect, there is no tribe as Middle Belt. I mean, Middle Belt is not a tribe but a collective name for North Central Region of Nigeria. It has over 50 ethnic groups (tribes). By the way, the word (MIDDLE BELT) is considered to be derogatory presently.
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 5:17pm On May 12, 2008
;DYoungies nwa nna, ndewo! grin

Asim ya diri anyi nile mma!
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 4:43pm On May 12, 2008
Aburu na eri ekpe adighi agwo onye oria
A people (clan) that take pleasure in sharing  the estate of their dead relative do not take any sick one among them to a healer.
CultureRe: Spell Your Name In Japanese! by Mortiple(m): 12:15pm On May 12, 2008
MORTIPLE = Rinmoshikinotaku!

Trouble dey sleep jeje, yanga go wake am!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 11:35am On May 12, 2008
Cha, Cha, Cha, Igbo Kwenu!
Igbo Rie nu!!
Igbo Zuo nu!!!

Ayolam maya buru Ndi Owerri (I am back).

Ify Nwa Mama, ekelem gi maka egwu ahu. Ikwesiri inyem Egwu Igbo di kajad. Aghotakwam muna gi na egwu Ghana grin Anyway, agbatobi onye bu nwanneya!

Ify mgbenile, ifugwo egwu Douglas Olariche na VCD? Enwerem ya. Gi cho ya, kpoturum.
Also, egwu Skylark (Dan Orji). Ichezola na abum old skool at heart dwelling in new skool bodily. grin

Umu Igbo na Nairaland, genu nti, enwerem ihe eromero di nkpa (Attention: all Igbo Sons and Daugters)!

Gi le anya iga afu na enwere EZE NDIGBO na ebe nile dum di iche iche except na Nairaland. Echerem na anyi kwesiri inwe EZE NDIGBO (idle Civilian Prime Minister) na LOLO NDIGBO OF NAIRALAND grin grin This is personal opinion. What do you think?
CultureRe: Why Don't Most Nigerian Men Especially The Igbos See Marriage As An Achievement? by Mortiple(m): 10:45am On May 12, 2008
Igbo kwenu!

Oge erugo mgbe anyi ga agbobata ARUSHI na AGBARA juru na ala Igbo nime Nairaland. Mkpari ndia akarigo. Asi nwata kpoo, ya akpo ibe nne ya. embarassed embarassed
European Football (EPL, UEFA, La Liga)Re: Chelsea Or Manchester United, Whose Cup? by Mortiple(m): 11:17am On May 08, 2008
Give it up for (my) CHELSEA![size=18pt][/size]
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 5:29pm On Apr 25, 2008
Ifyalways, Mike Ejeagha indeed! grin grin
Youngies, Kashif, Echelon, Jenny, ma mma nu!

Umu nwanyi Igbo (umu-agboo na ndi iyom) na Nairaland,
Biko, unu ewela iwe maka Ilu ndia nchoro ituru unu.  Apology in advance.

Ndigbo si na, nwanyi na enweghi nwa, ahuru ya na ada ala-fuu!
The farting of a barren woman has a peculiar sound: to hell with the universe!

Ndigbo si na, Mgbe oso suru ka nwanyi ike ukwu na ama na ihe Chi ya nyere ya bu ibu aru.
It is during the time of anarchy that a woman with big booty realises that her god has given her a great responsibility.

Ndigbo si na, Ogori (Nwanyi) kaba nka, odi ka eji ego we luo ya.
When age begins to catch up with a married woman, it would seem as if dowry/bride price was not paid on her.

Ndigbo si kwa na, nwa-agboghobia ga fe na onye muruya, ya eruo na onye luru ya!

Onye si nani ya biri, ya chetakwa ngbe nka ya.
CultureRe: The Official Ukwuani Thread: Ukwuani Bu Ani Eze by Mortiple(m): 1:11pm On Apr 25, 2008
cutensexxy:
@chukz4real
he told me hes not igbo hes kwale, but i heard the langauge sounds similar to igbo, is this true?
grin grin grin

What is your guys native name? I imagine he has an Igbo name.
"They are not Igbo." Accepted (no contest).
Please ask them, for goodness sake, to stop bearing Igbo names! Stop speaking (Igbo) language (dialect is immaterial). Better still, they should 'invent' a language distinct from Igbo.

Funny enough Ukwu-ani seems to be an Igbo word.

Ukwuani Youths - odu-urie!
Ukwuani Elders - ajee!
High Chief - Odogwu abii!
CultureRe: Other Tribes(Youraba etc) Marries At Early Stage Than The Igbos Men Why? by Mortiple(m): 12:35pm On Apr 25, 2008
grin grin grin grin
Onye akwala nwa agu aka na odu, ma odi ndu ma onwuru anwu!
Asim, gi dota ogu, iga alu kwa!
Onye kpa nku ahihia, ngwere abiala ya uri!

[i]May Kelly, jema je lulu di o!
Echem sa oshi aka onye ari mma!
Should incase achoma onye ga alu gi,
I am sorry, akam akwu ya!
Agwa ojo ekwe nwanyi luo di,
I am sorry, akam akwu ya!
Ima na agaracha ekwe nwanyi luo di,
I am sorry, akam akwu ya!
Wise counsel from Peacock Guitar Band.


Ifyalways, Echelon, Grafikdon, I salute you all.
Anybody wey touch una, don touch me.
Unu too much!
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 11:16am On Apr 25, 2008
Kashif:
Kashif is just a screen name; neither an acronym nor my name wink Can I know your reason for asking darling?

Kashif na Echelon, ajuju na osisa unu a di ka nke Nkakwu na agbisi (the Shrew and the ant).

Ha na abuo bu ezi enyi. Otu ubochi, Nkakwu acho iji Agbisi eme ihe egwuru egwu.

Nkakwu: "Agbisi enyim, ibu okenye ka ibu nwata?" (Are you an adult or a child?)
Agbisi: "Abum okenye." Kedu ihe mere iji na aju?" (An adult of course! Why did you ask?)
Nkakwu: "Oburu na ibu okenye we ha obere otua, kedu otu umu unu na ha?" (If as an adult, you are as small as this, of what size then are babies in your domain?)
UBOSI OZO (ANOTHER DAY)
Agbisi: "Nkakwu, emere ajuju nchoro iju gi." (I want to ask you a question.)
Nkakwu: "Juo m!" (Go ahead and ask!)
Agbisi: "Obu onye di ndu, ka ibu onye nwuru anwu?" (Are you dead or alive?)
Nkakwu: "Adim ndu." Kedu ihe mere ijiri juo?" (I am alive, why did you ask?)
Agbisi: "Ya buru na ndi di ndu na esi isi otua na obodo unu, agaghi na eku ume, ma oburu na otu na ime unu nwuo. (If the living beings smell so badly in your kingdom, I wonder if people would breath, should one of you smelly things die there.)

[/color][color=#990000]

kashif (Di ka Chief) and Echelon (Ekele-onu), biri kwe nu! grin
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 10:22am On Apr 25, 2008
Nwanna Kashif,
otu isi ede ya bu asusu igbo na amasim, ona ejum afo nke ukwu. Ibu dimkpa asaa! Jide nke iji.

Akuko gia di uto, ya mere ndi Igbo jisi si na Ndigbo si na Dibia ji ozo, ozo na egbu ya Gi mara nke a, ima nke ozo!

Udo diri unu dum!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 9:58am On Apr 25, 2008
jennykadry:
@topic

where i dey since wey i no see this topic shocked shocked shocked anyway e never late

Igbo kwezwoooooonuuuuuuuuuuuuuuuuuuu ooooo
this is an umuahia chick kiss
Jenny, anam eso umu Igbo ndi Chukwu tere mmanu na Nairaland, na asi gi ibiala! nno! (ibia duola - di ka ndi owerri si ekwu ya).
Music/RadioRe: Which Nigerian Artists Will One Day Bring Grammy Award To Nigeria? by Mortiple(m): 1:43pm On Apr 24, 2008
unix4real1:
i think Faze and Tuface will one day bring grammy award to this country because Faze sounds more like foriegn and great voice to compete with any other international artiste and Tuface doesn`t sound much like foreign (too much pidgin) but always makes hits that every body in the world can relate with.
P-square, Face, Modenine? Far from it! You cant beat the oyinbos in their own game.

Asa and Femi Kuti - grammy materials.

2Face, Dbanj, 9ice - still growing but may get their someday.
CultureRe: Other Tribes(Youraba etc) Marries At Early Stage Than The Igbos Men Why? by Mortiple(m): 4:30pm On Apr 23, 2008
May kelly:
i mean why are some of the igbos so stupid. Just a question: Why do igbo men marry late at age of 45,50,60 even in the grave self they will still want to marry, eh! my brother just question oh. if you don't know what to say close your mouth and do not abuse your self.
@poster, you are really going beyond bounds. This is not a laughing matter. It is obvious that you really lack home training. Rather than accept wise counsels from able and dignified Igbo sons and daughters on Nairaland, you resort to name calling.

I forgive you seeing that you are a juvenile, as someone rightly observed.

On a final note, Stop being opinionated. Learn to respect people's ethnicity.
CultureRe: Other Tribes(Youraba etc) Marries At Early Stage Than The Igbos Men Why? by Mortiple(m): 5:19pm On Apr 22, 2008
"Igbo Men Marry Late At Age Bracket (45,50,60)" , and so what? Whose business? Ours (I mean Ndigbo) of course! So, @poster, how does this concern you? See trouble see me o! You are a hired mourner, that cries more than the bereaved.

May kelly:
How dare you. Who told you am ibo. do not ever mention that again, you hear me huh huh huh so be warned!
You so hate Igbos yet you made a 'conclusive' research on their lifestyle. I take it to mean that you don't know what to do with your time. Please get busy!
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 2:08pm On Apr 22, 2008
Youngies, Ifyalways, nike4luv, cute-ass, me-zainab, moondust, toshmann, echelon, kashif, dafur, babyosisi, morosky etc  You are all wonderful people! Asi m nya diri onyeobula mma.  Nke obula onye na eme di mma, ya gaziereya. I am proud of you all.

Ify omalicha nwa ada, anam ekpupuru gi okpu!  Itozuru etozu na nwayi! Ibu onye agoziri agozi.

Azaralam afam!  Anam asi umuafo Igbo ndiozo na etinye onu na okwu (contributors) neba, ka ha zarakwa afa ha.

Chukwu gozie unu ncha.  Amen.
European Football (EPL, UEFA, La Liga)Re: Arsenal Fan Thread: For Gunners Only (Old) by Mortiple(m): 5:05pm On Apr 08, 2008
[size=18pt]GOING![/size] [size=18pt] GOING!! [/size] [size=18pt]GUNNERS!!![/size]

Liverpool 2 Gunners 1

cry grin cry cheesy
European Football (EPL, UEFA, La Liga)Re: Arsenal Fan Thread: For Gunners Only (Old) by Mortiple(m): 5:02pm On Apr 08, 2008
[size=18pt]GOING![/size] [size=18pt] GOING!! [/size] [size=20[b][/b]pt]GUNNERS!!![/size]

Liverpool 2 Gunners 1
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 6:22pm On Apr 03, 2008
ifyalways:
igbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii
Mortiple,abu m onye abia state amuru na anambra,go ogo na enugu,imere nne m bu na imo,mee enyi na ebonyi. . . . .o foro ozo? grin lol abum onye Arogod na abia state.
mbakwa,Egbeada a bughikwa Ubomiri,that am very sure of,Yes, ha bu agbataobi mana ha abughi same.Ubomiri gbara agbata obi with "nwaorieubi,egbeada na ohi" tongue na maybe "orodo" a dighim sure of this one sha undecided
ihe di funni with it bu na ana akpo ya ubomiri yet,ha enweghi mmiri tongue
Ify Nwa ada, kam do gi anya.

Ubomiri is made of nine villages: Egbeada, Amauburu, Umuabili, Obokpo, Umuocha, Ohuba ohum Ahama and Umuojinaka. Its neighboring towns are Akwakuma, Ifakala, Irete, Ohi and Mbieri.


Okwu agwula. Onye mmeri kam bu! grin grin
FoodRe: Craziest Animal Meat You've Eaten? by Mortiple(m): 5:17pm On Apr 03, 2008
Check out my list:

(1) Antelope cheesy
(2) Tortoise grin
(3) Snake (Viper only). Killing/eating of python is forbidden in my villa.
(4) Porcupine
(5) Grass Cutter kiss
(6) Frog tongue
(7) Pidgeon (as a kid)
(cool Goose
(9) Rabbit
10) Squirrel
11) Various domestic animals - goat, ram, fowl, cattle, camel, etc


Make you dey follow hunter, you go dey chop better meat. grin grin
HealthRe: Females Having Beards And Moustaches by Mortiple(m): 12:02pm On Apr 03, 2008
@poster

I have a friend too. What some people may consider abnormal, me think, makes her more beautiful. Without apology, I love her that way. I am seriously considering her for ,

If I do not eventually settle down with her, it might be as a result of incompatibility (since we share similar temperament, which I think is not always the best). It's got nothing to do with beards and moustaches (after all me I no get). grin

Witch ko, wizard ni!

Appreciate what you've got. Na God give you.
RomanceRe: Married Men With Pot Bellies by Mortiple(m): 11:35am On Apr 03, 2008
kemisuga:
Hi Landers,

Why does most men had pot bellies after some years of marriage? Cause I wonder may be it is the food [/b]their wives cook, or [b]rest of mind, or alcohols intake, or sex, or naturally ordained by God.

I knew a man before marriage, when he got married, his stomach started shooting out, I asked him, why is he getting fatter around his stomach? He responded: "too much sex". I argued with him, cause I believed sex makes men slimmer cause they releases blood in form of semen at ejaculation. But he was damn serious that sex makes him bigger.

I don't want my 'husband to be' to have such, and if there is any way to control it. So please does anyone has idea(s) why some married men has pot bellies?

Thank you.
You "knew this man before marriage", and continued 'knowing' him even after marriage. You are soooo much interested in this man that you could discuss such sensitive issue as SEX as reason "for his protruding stomach". Interesting! I can imagine you educated him that "sex makes men slimmer cause they release blood in form of semen at ejaculation" What an interesting chat with a MARRIED MAN whom you knew before marriage!

Thank ya star, the man wife no catch you. You for see gbege!

What would make a man proffer sex as reason for his protruding tommy?

I just wonder!

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 31 32 33 34 35 36 37 (of 37 pages)