₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,118 members, 8,420,452 topics. Date: Thursday, 04 June 2026 at 08:07 PM

Toggle theme

Mortiple's Posts

Nairaland ForumMortiple's ProfileMortiple's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 29 30 31 32 33 34 35 36 37 (of 37 pages)

CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 5:37pm On Oct 20, 2008
@RUBI,
Nwanyi ka ibeya, hapu!.
Adighi aju oke-nkpi ebe ohiri ura, obu otetakwara ura.
It is of no use asking a he-goat where he passed the night, seeing that he woke up the next morning.

Akwum chim! Kedu ka ezi-na-ulo gi di?
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 5:15pm On Oct 20, 2008
grin grin

@Ify, idi right, maka Chukwu! Obu MISKATE kam mere. Anyway, ka o!

emma.godsent (echefula kpom ahu). Biko send ya ugbua. Love gi na egbuzim ka mmaya. Aro Okigbo, here I come! grin

Igbo kwenu!
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 4:11pm On Oct 20, 2008
IGBO KWENU!

Mbediogu si na ya adighi agotara nwaya kwo nazu ago, na obu soso nke ya bu na afo; maka na nke ya kwo nazu nwere ike ghoro nkpuru-osisi mgbe ya na amaghi.
Tortoise said she cannot vouch for her baby she is carrying on her back, except for the one in the womb. Reason: s/he might plug a fruit without her knowledge grin

@Ify nwunyem, lekwala, ihe ina emem odimma? Ichoghi ikpoturu m okwaya?
CultureRe: Enu Ani (ndokwa ,ukwani Or Aniocha) Sons And Daugthers by Mortiple(m): 3:49pm On Oct 20, 2008
okomogo:
On a more serious note this tread is for delta IBOS not IGBOS,please we are different people ok.
Hallelujah! the NDOKWAS, UKWANIS or ANIOCHAS are not Igbos. But how on earth did they allow Igbos to have so much dominance on their language, culture, etc?


But for the Igbos, this thread would have gone down the drain. Please show a little gratitude. Onye na amaghi onye ka ya, eto be yi!

Ndokwa nu (una sorry o!). grin

@poster, do you know ROGANA OTTAH? I've got his album titled EYELE EZE NDI EGWU!
Nairaland GeneralRe: Yo Cheats On Wazobia . No Be Small Thing by Mortiple(m): 2:15pm On Oct 20, 2008
aji4u:
Yo asked a question that who wrote things fall apart. Na I'm the guy send am the answer to the question
later in the day , the guy heard his name and phone number on wazobia station as in go make in collect in gift

Friday= yo don close

Monday = after the hold up when in enter to reach their office. den talk ' you did not put Prof in fron of chinua achebe's name

can u imagine person wey write name , year of publication , how many pages dey the book .

na wa ooo
It's obvious that you are a THIRD PARTY in this matter. I imagine you are a Solicitor to "THIS GUY" who has engaged your 'professional services' to smear the image "sue" WAZOBIA FM/YO to Court of Public Opinion preferably Nairaland. Would you be satisfied if we adjudicate YO to be guilty even when we have not heard his own side of the story? NO!

Una see wetin N2,000 go cause? Na wa o! grin
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 3:42pm On Oct 17, 2008
otele:
otele agbaala
unu ahula otele
lekwanu otele
otele mara mma i le anya . . . .


olee ejima m? (toshman) grin
OTELE MARA MMA IJI WEE GBUO OPI, KAMA ENWEGHI EBE AGA EJIDE YA AKA. lipsrsealed

NWOKE OBULA NA ANYU MAMIRI JI MACHINE YA NA AKA. grin grin

Igbo kele nu!
Phone/Internet MarketRe: Please Has Anyone Had Any Dealings With Swift Networks B4? by Mortiple(m): 3:24pm On Oct 17, 2008
I know little about Swift Networks. They are my ISP provider. Their service has been very alright not until recently; failing quite often presently. Getting through to their customer care service is a thug of war; getting their Engineer to attend to a customer is a different matter all together.

You can get them on any of these numbers especially the first and second: 01-7101010; 01-8783393; 01-8774241; 01-7738138; 01-444-1111.

All the best.
CultureRe: Enu Ani (ndokwa ,ukwani Or Aniocha) Sons And Daugthers by Mortiple(m): 2:09pm On Oct 17, 2008
plus_Queen:
There's also a bird called okwa whose sister is ogazi grin
In my place,the wooden kini with a fancy cover that our grandfathers use in serving kola nuts with ose oji is called Okwa ose.
o kwa unu nuru wetin I talk grin
Ndokwa kwenu!!
Well done sister.
Okwa = goose (bush foul)
Okwa as in okwa oji = wooden plate with cover for servicing kola nut
Okwa as in Eze Okwa = a dreaded masquerade in some localities in Imo State

However, NDOKWA is a combination of two words - NDI and OKWA. Ndi means people. Okwa means oldest person in a family/kindred/town/community. ND'OKWA means "THE OLDEST PEOPLE".

Addendum:
OGAZI mara mma, ma adighi eji ya were na atu-aja. Guinea Foul is a beautiful bird but it is never used for sacrifice.
Ona adi mma ka OKUKO lewe ka esi abo OKWA, maka ofu ubochi otua ka aga eji wee boo ya. It is good for the foul to observe how the goose is being slaughtered because someday it will be slaughtered in like manner.
Learn more proverbs at IGBOS COME SHOW YOUR PROVERBS SKILLS.

IGBO KWENU! KWENU!! KWEZUENU!!!
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 4:28pm On Oct 07, 2008
@ify
emerem miskate grin

obu: emma.godsent at gmail.com
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 4:23pm On Oct 07, 2008
@Ifyalways
achorom izigara gi ozi thru FACEBOOK kama amaghim kam ga esi eme ya. email gi ufuru ebe a adighi aga (ifymgbe, ) ziterem ozi site na: godsent@gmail.com. Onye agbala oso cheesy cheesy

Igbo kwezuonu!
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 11:23am On Oct 07, 2008
@Ify nwanyim, nda? Otekwala aka.

ifyalways:
Ukpana Okpoko gburu,nti chiri ya
haa,not again embarassed
ngwanu,umu nnem gini bu ukpana? grasscutter?
Okpoko kwanu?
Youngies,Echelon,Mortiple,kashiff na Nwakaibe inputs unu di nkpa na threadia sad
Ukpana (ukpala) = grasshopper
Grasscutter bu Anu-nchi (ndi be anyi na akpo ya ODUALA).

Okpoko bu nnunu (a specie of bird), English name unknown.

IGBO KWENU!
TV/MoviesRe: Hitv Or Hi Rubbish? by Mortiple(m): 2:27pm On Oct 03, 2008
@urfriend/HITV
I am fed up with your substandard services/operations!

The only thing that is attractive to me on HITV is soccer nay EPL and Spanish La Liga (no more no less)! I consider it very embarrassing that HISOCCER would repeat a particular football match for over 10 times in less than one week. Whatever happened to other matches that were aired on same channel in recent time? Are they restricted from repeat broadcast?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 12:01pm On Aug 27, 2008
agaba123:
Sorry my brother. nwa-uwa bu Romeo inugo nwanne m . . .
E h h e e!!! Odikwa egwu o! Anu ofia tagburu nkita na aru, siri ike o! huh
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 10:29am On Aug 27, 2008
agaba123:
Mortiple

Nwa-uwa bu nwanyi? in your dreams
lol
Nwa-Uwa bu nwanyi Umuahia. Check out her profile. undecided Also read her posts. huh Imaghi nam bu C.I.D. grin
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 9:31am On Aug 27, 2008
Igbo kwenu!

Igbo si na: Onye di nkirika (nkikara) jee okwukwu, asi ya nyere ndi na egbu anu aka.
Whoever attends a funeral in tattered clothes would be asked to assist the butchers.
grin grin

Echelon, Youngies, Rubi, Agaba, Ify kem, na ndi ozo, obu ngiri di ime? (Ngwa dialect)
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 9:14am On Aug 27, 2008
nwa-uwa:
ify,nwanyim online na offline kiss kiss kiss
Akaram iwe iwe tupu mu amata na Nwa-Uwa bu nwanyi. Nwada Umuahia, kedu ka imere? cheesy

@Ify, ole otu imere? Odikwaka idi too busy? huh

@Toshmann = Otele (ihe agba naka adighi eji enyo ele ya). grin

ogamba:
[b]bible si ka [/b]onye obula buru onye nche nwanne ya ma ufodu choziri iyo cain,
Onye ana agbara afa, ya ji ntiya gere! Ogamba = OZIOMATV. Case dismissed!

IGBO BU IGBO, KWENU!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 12:57pm On Aug 26, 2008
xrayx:
i like the dynamism of igbo culture its good been an igbo man plenty kwenus to the igbos still embrace the multi spiritual culture and techniques of the chinese. hang on to my blog for more revelation
www.jojop-hemale(dot)(dot)com
Onye a oshinaya wu onye?

Odikwaka irara mmaya ojukwu. Zuzuru puo na eba. Ina eji igbo ekele ndi Nze-na-Ozo na ndi Lolo anyi. Akidi amaghi uso ala. China, mba ruru-aru na eri Awoli, Ngwere, Agwo (assorted), Ochichara, Nwa-atakataka na Nwa-Ariango (wall geko), even udele (vulture). Tufiakwa!

Igbo kwenu!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 10:16am On Aug 26, 2008
ifyalways:
@Mortiple,e nweghim efe Tosh na Darfur tongue
Ha na asim ekwuna okwu,ha aga alum ka a gam alu onwem? cheesy kedu ka i mere,nwanyi gi na umu aka gi kwanu? grin grin
@IFY, Igbo si na: Onye si nwata erile nri na ama (ezi), kwesiri igunyeya ji na aka abuo, ka oghara ifu aka oga eji anara ya bu nri. Whoever tells a child not to accept food (gift) from strangers should fill his two palms with slices of yam so that no hand will be vacant to collect such food (gift). Okwuni ga ekwu ihe di ya mma. cheesy

@IFY, alubeyim nwanyi, kama anam ele anya December afo anyi nona imeya, DV. Imana umunwanyi dika aku-ilu (bitter kola). obughi ka aku-ilu na ada-uda na nti ka ona ato na onu cheesy

PRESIDO, Atupura onye obula onu. Igbo si na: nwata kara nnaya nwee akwa (ogudo) di ofu, ogaghi akaya nwee nkirika akwa. Darfur, agaghi akagi ogonogo, wee karakwagi nkpukpu. grin

Igbo, rieeeenu! Igbo, muoooonu!! Igbo, Zuoooonu!!!
SportsRe: Which Sport Best Measures A Players Athleticism? by Mortiple(m): 6:14pm On Aug 25, 2008
My vote is in this order:

(1) Decathlon
(2) Kick-boxing
(3) Rugby
(4) Swimming
(5) Gymnastics
European Football (EPL, UEFA, La Liga)Re: English Premier League: Wigan Athletic Vs Chelsea 24 Aug 2008 by Mortiple(m): 5:41pm On Aug 25, 2008
CHELSEA is not just a Football Club, it is also a WHISKEY which stands for Watch How I slowly Kill You). It follows that no Club tests CHELSEA without biting the dust. Bring them on!
CultureRe: Igbo Names & Their Meanings by Mortiple(m): 4:46pm On Aug 25, 2008
Omasiridiya - Husband's favourite

Eringa-onye-uba - who eats from the table of the rich? (owerri name)

Irechukwu - efficacy of God

Idigiri-yom - similar to orobokibo (someone that looks like a humpty dumpty) grin
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 10:52am On Aug 25, 2008
Igbo bu Igbo, kwezuonu!

Igbo si na: Odinkpa ka edewe okenye na ulo ka umuazi ghara iri udele kpoya egbe nkirika (nkirika).
It is important to have an elder around in every home so that children would not eat vulture thinking it is a dirty hawk.

Echelon, Kashif, Rubi, Obongyi, Ify-kem, nakwa ndi ozo, jisinu ike. Obu ebe a ka ana ama ndigbo nujuru mmiri ara afo.

Ndewo nu!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 10:28am On Aug 25, 2008
IGBO KWENU! KWENU!! KWEZUONU!!!

Ndibeanyi, umu omela agha?

So, otutu na ime anyi nwere aha-baptism na ebea! Asim ka ufufe na efe, ka'nyi na fu ike okuko. grin

@Ifyalways, neziokwu Izurugo nkpuruobim for real. Atupurula onye obula onu. Igbo si na: ebe ana egwuriegwu ka ana ekwu ezi okwu. Obu ndi Nze na ata oji karaka.

Toshmann, Olympic agwula, kedu otu aga eme ihe a! grin
Darfur, Obu isi kara aka na ebu ogwe. grin
Ogamba, onye ngbasa ozioma = Oziomatv, undecided

Agaba, Ruby, OnyinyeN, Onyinye2, Presido, Echelon, Mesmya, na ndi ozo, izua dikwara anyi nile mma. Ofor!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 12:13pm On Aug 22, 2008
Agaba na Ogamba,

Obu gini nese? Odisikwa onwere ihe ozo? Gwanu anyi ezi okpu.

Biko, "GBARANU OGWU UNU NUO!"
Ihe unu n'eme, umuwanyi ga ebido ijiya ako anyi bu umunwoke onu. Igbo si na: egbowe nwokoro ogu, odika oga alu ka dike!

Ya continue otua, agam aturula unu gap. This is not a threat!

Ify, nwannem nwanyim, ke ebe inu? cheesy Obu gini n'eme? Adim worried.

ChinenyeN - Uchem diya. Adikwam very chorry. cheesy

Toshmann - Ori ihe dinma, Ochomma Kpara Aku utu (termite) na agbaji umunwanyi kedu maka Amelika? grin

Echelon, Rampant, Ruby, etc ndewo nu o!
CultureRe: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 11:33am On Aug 21, 2008
@Kashif na Youngies, udo diri unu.
@Ify onye nlovuru ndewo.

Igbo-gburugburu, ya giziere unu ncha!

Igbo si na: onye mmadu nwunahara bia igba mbibi na ebe gi, si biye ya, makana onwu adighi eyi agba. Mana onye nwunye ya muru nwa bia, si gi ebinyeneya, makana onwa itolu ezugo ya ikwado.

If someone who lost a dear one comes to borrow money from you, lend him/her because death does not give notice, but if a man whose wife has just given birth comes, don't bother to lend him because nine months is enough notice.

Igbo kwenu!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 11:19am On Aug 21, 2008
IGBO KWENU!
KWENU!!
KWEZUENU!!!

Asi na ewere aka-ekpi tie nwata ihe, ewere aka-nri guguo ya. Anam asi ka anyi wetu nu obi. Anyi anyugo maamiri sacha utu-na-amu [s]ka ndi alakuba [/s. lipsrsealed Ka nwanne nkakpu bedataya onu, ka nwanne awo zosiaya mmiri no ya na afo. Igbo si na: onye ujo ji ndu ya na onye ike.

Agaba, Chinenye (Chichi) 1 and 2, Rubi, Ify, Romeo, Rampant,Chibaby, Ogamba na ndi na adighi aputazi (I mean the backsliders), ya diri anyi ncha mma!

Obu ihe anyi na emere onwe anyi.
Nairaland GeneralRe: What Is Your Mantra? by Mortiple(m): 10:32am On Aug 20, 2008
iice:
[color=#9900ff]I kindda modified it
Keep your back to the wall and your eyes on the exit grin[/color]
grin
Nairaland GeneralRe: What Is Your Mantra? by Mortiple(m): 5:55pm On Aug 19, 2008
(1) Be not deceived, whatever you sow, you will surely reap.

(2) Nobody can make you feel inferior without your consent.

(3) There will always be a way out (of every tight situation).
PoliticsRe: Your thoughts on Rivers State Gov Amaechi's speech by Mortiple(m): 5:15pm On Aug 19, 2008
It is said that a drastic ailment requires a drastic treatment. Moreover, action and reaction are equal but opposite. When an abominable act is allowed for so long, it becomes culture. Governor Amaechi, ahead ahead! You have my full support.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 4:59pm On Aug 19, 2008
ogamba:
MA NDI ABIA ACHU NWANYI
Nwanne, ina achu Nkita na nsi, obugi ga eri ya?



ogamba:
NKE OZO BIKONU ONYE ASUZIRI ANYI ASUSU BEKEE EBEA IHE BU OGBAKO NDI IGBO ,IJEE NA NKE NDI OFE MMANU ONWEGHI ONYE ASU BEKEE NA OGBAKO FA , ONYE AMAGHI ASU YA JEKWU NWANNE YA KA OKUZIERE YA
Eziokwu bu ndu!


ogamba:
ONWERE NDI NABIA EBEA NAEME NKWUGHERI BIKO NU DOONU FA AKA NA NTI
Ezi oyi, ika biara ebe a ofu, mana inyego anyi IWU ATO. Gi nutee aka, iga na apia anyi apipia! Odi ka ibu, obiara taa mara ala. Igbo si na: mbia mbia adighi akpa oke ala (ani)! grin grin

Romeo, Rubi, Onyinye 1 and 2, Presi_doo, Agaba1.2.3, , Echelon, OziomaTV, Ify (onye nfuru na anya Internet), na imirikiti ndi ozo (ono nu'lo na ono na'ma), DEME DEME!
Onye si nani ya biri, ya cheta ngbe ka ya!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 5:44pm On Aug 15, 2008
oziomatv:
Nna Bakasi na alazi camerun, Ka ha ra we gba ndi biafra mgba okpuru.

Obu otu nsi imi diwa ndi kporu anwuru,
Nwanne, obuyi na gi kwuru. Asim: nziza zara ulo, zara ezi. tongue Obi na eme zim Paulina Paulina. cheesy
He that laughs last, grin
Ara na agbazi ndi-ara!

Igbo kwezuonu!

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 29 30 31 32 33 34 35 36 37 (of 37 pages)